Faketan's Posts
Nairaland Forum › Faketan's Profile › Faketan's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 32 33 34 35 36 37 38 39 40 (of 54 pages)
Ikomium, I ma na mu na gi adika. ma na ya buru i ga iraq ka m na gi ga-eji see, nsogbu adighi. mbosi I ga-eje East London, Ikpoturu m. A ga m abia. ma ya buru maka Basra, ujo ogbunigwe na-atu m o. Ndi di uto. Ma makwara amara na ije di anya. Isikwana na anyi agwaghi gi. Ikomium onye otiti. Nnukwu mbuze ka i bu. |
It is a shame that you were a cultist and you are proud of it. It is way too far from what we are talking about here. |
Anybody who says that Mandela is not a hero is a buffoon. And if Bush is a hero because you were able to bribe your way to US you are anu mpam. Mr Penis(aka abunna) go ahead show your level of ignorance. Because you send money to your parents, they no longer suffer you think. You reason with your anus. They will fly in the air and not ride on our good roads. They will use generating sets to blast there ear drums and saturate their blood stream with CO. Yes they are not suffering. People like you think that money is everything. By the way you no longer have Nigerian passport or you no longer use one, I do not think you have any business coming to nairaland let alone being a member. Could you please take your ignorance to America where you belong if they are stupid enough to accept a slowpoke like you. Anyway like begets like. I do not curse people but an idiot like abunna who calls everybody a fool is most likely an ignoramus. If you do not see anything good in Mandela it is better you shut your pit toilet. It smells! I thank God you are no longer Nigerian. It will be a disgrace that a Nigerian has your kind of opinion. Oloshi. |
@afro-DICK Insomnia will not be solved in the bedroom except you are planning for some bedmatics session with some free yogurt at the end to relax the muscles. I advise you do not go in alone except you want to go and start counting sheep. ![]() |
nnenne Oliakwanu. Hmm ejiri mara gi adighizi ebe ahu. Inwere ike inye m ya ozo? O na ekponu oku na onu. I makwa nkeahu |
hellooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooo |
toshmann:Lmfao. Tosh achigbuola m onwe m. romeo:brosi e. I biakwa |
Bikonunu onye oblua tinye onu na okwua. Ka anyi mara etu anyi ga-esi tukota ego wee mee ka nwa ghara Ijena Iraq. Unu ma na Iraq bu Ilu Ozu. O ka mma n'anyi were ego ahu akaara iji je akwa m ozu mee ka oghara ije. Biko nunu ooooooooooooo |
@Toshman. . ka ofo soro ibe ya reee |
Umuigbo hii. . .ekenekwa m onye obula. @monshege. . . . I na-acho igwa m na romeo bu aguiyi eze juru onu? I jikwa idea acho okwu ka obu akpala okwu ka i na-ekwu? Daalu |
Ngwanu Onyeisi ala ka oreenu ka isi kwu. |
Get into what? Into the sac? ![]() |
Onye isi ala ekene m unu. O lekwanau ebe I gara eri oge. Nno. Any nwekwa schnapps ebea |
Tosh O ihe anyi ga-eme ebe oji ya acho okwu. Mgbe aka ga-akpara eze udele okwuo onye chiri ya ozo. |
nnenne ngwanu osetia. how far? jee na YIM gi ka anyi karia. |
Romeo. . . you funny. . . .Whatever you like say. . . . The truth is that hips don't lie including your own. |
@ Romeo, I kwuru gini? Kpoo okwu afa. |
romeo. . .Gi bu onye ama, kedu etu i siri hu onye ori. O di ka okwanu ihe di be oke di be ogini. O di ka I choro igwa anyi ihe na-eme gi na spongy tissue. na -agbanyeghi etu o si ada, onye huru ugo ya jaa ya mma n'ihi na adighi ahu ugo baa. kedu onye huru osimiri ghara iti mkpu. Nnenne bu ada anyi ji eje mba. Onye na-eri awo ya rikwanu nke gbara agbanke o ga-abu akpoo ya ori awo o welie aka. Onye huru nnenne amu ya gbalie elu, I gaghi asi na isi adighi ya mma. Nnenne o bu m asi? Romeo jide obi gi aka. Toshieeeeeeeeeeeee!!!!! O lee gi now? Francise, echekwa m na m kpotara ya ofuma. Nne I ma na anyi emela agadi. Oge mbu ihe a na za bu mgbeke na okeke. Umuigbo na-abia ebe a na-ezu ike. Nnoo. |
Achalaugo nwanyi. enenebe ejeghi olu. Apuwakwara ozugbu ahu mgbe me huru na I no offline. Amaghi m na i ka noya o. Chei, ewu ataa m igu n'isu. O leekwanu mgbe m ga-ahu gi ozo nnenne mo? I makwa na adighi ahu ugo baa. asi Onye ria elu oji ya kpata ya nku nihi na adighi ari elu oji ugboro abuo. Nnenne, O ga adiri gi na mma. ndewoo. Tosssshhhhhhhhhhhhhhhhhhhhhhhhh!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!! Anu a nagba egbe o na-acho rubber, |
Mbanunu. . . .Nnennesco. Kedu ebe I gara? Ewo tata aburula ubochi di egwu. Echekwara m Tosh atorola gi. Kedu ka eke si anya anwu? Daalu Smartsoft ndewooo Igbo bu Igbo ekene m unu |
ok |
Thank you. . . meanwhile did u see 5-star Arsenal yesterday? |
omg. . . please extend sypmathy to her. It is really a pity. May the lord console her. |
Mukie, are you joking or something? Do you mean she lost her baby? So bad if it is true. Iice take heart if it is true. |
hee Toshieeeee. Ona buzikwa gi. I mana mu na gi adika. Mbanunu. Mmanya ga-ewetere enyi na enyi okwu ya tiwee n'uzo. Tosh nwamama, anu a na-agba egbe o na-acho condom. imere olia? Mba! Ekenekwaa m Igbo bu Igbo. |
ROFL. . .oji otu mere nri. O ji otu eme oji. . .Tosh i di egwu. Anu a a na - agba egbe O na-esi imi na panti. |
Lmfao. . . iseeeeeee, Ihe onye metara oga asi na o bu madu mere ya. Ana agwakwanu ochi nti n'agha esula? Mbanu |
Iseeeee. . onye na-enweghi nwanyi olee otu osi enweta. Onabuzi bachelor with seven children (okokporo ji umu isaa)? Oye ahu aburuzikwanu nwanyi? |
Iseeeeeeee ma o bukwara n'onwere nwanyi. |
Udo diiri gi nwaamama. Iga adi.Tosh I ga adi. onye si I gaghi adi, ya buru okuko uzo lakpuo ura. Omereme |
Tosh nwamama, anu a na -agba egbe O na-acho condom, okokporo, anu a na agba egbe o na-esi imi na panti umuagbogho. Udo diri kwara onye nkem. Mukina I loola |
If Konju de hol ya, let us know. We will rescue you. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 32 33 34 35 36 37 38 39 40 (of 54 pages)

