Faketan's Posts
Nairaland Forum › Faketan's Profile › Faketan's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 29 30 31 32 33 34 35 36 37 (of 54 pages)
hehe, who taught me that? Charlie forget. I too much |
Presidoooooooooo. Isi na I gaghi atunye onu n'ihe a na-ekwu ebea eri oge. I hulanu. Akpoola gi oku igbaputaaaaaaaaaaaa. Gbachi fake nkiti nihi onye a na-akpo nweriri ihe o na-eme. Jide obi gi aka.# Ikomium. Olee gi now? |
Good to know that. Cos you need them now more than ever. Any trips yet? I wish. I work saturdays and sundays now. I wish I have the time now. You know Shakira makes a man to want to speak Spanish. Speak anything. It is allowed in NL. and more so when the speaker is IiCyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyy. |
Ok which one you be now nossy chikito? You just came here because you are nossy. It is fine |
Toshman abiala ozo hoya eee hoya, obiala ozo hoya. Toshi leeeeeeeeeeeeeeee. I wunu onye nke faa tee. Nothing de happen. O nweghi ihe na-emenu. Okwanu gi gagnuogwu. Anu kporo nku na-eju onu. Okokporo 1 of nl. Agada gbachiri uzo. dirigawazie. Tosh I ga-adi oooooooooo. |
I be wan post for that your thread but it appears it has be closed. |
Efua, medaasi! |
Nwoke m okwa egwu m guru gi ka I tughariri na-aguru m. Onye mago mago. Asiri gi were ihe di gi mkpa nuo iyi, igbaa oso. . .wuru wuru make me rich. |
Hi darling, I am lucky today. I am great to know you have weathered the storm. Have you gone back to work? It may be not be the best best to stay alone now. I guess you must have great people around you. Birds of a feather, flock together. |
I do not really know how to talk with Iicy. Well I think she is really strong now. She is just great. may God continue to strengthen her. |
Hi Creamish. Do you know what I want? Please give it to me. |
eji ya hostage. EFCC na-acho ya maka ego ochoro iji nye nnenne aka azu. Ma na nnenne bu onye ka ya di ocha, ya ewerezie yawu ego je nye EFCC. Pres no na custody. |
Romeo O buru mkpari tinyekwa ya na nwiba gi. kedu ihe iji agwa nnenne udi okwu ahu? Nnenne mo emisiala m gi. Adighikwanu m nasty, nani na m choro ka Tosh kwuo ezi okwu. Amara na ihe di ya mkpa rinne. Nani ihe bu owere ya nuo iyi mu matra na o na-ekwu ezioklwu. ihula n'ojuru aju. Putara na O na-asi asi. lol Nnee o, iwukwanu abuba eke. Itokarir mmanu anu. Ihukwara etu isiri mechiere m dafur onu. Ewo nwa oma. Tosh bia lere nwa oma m. I hu ya n'uzo just kelee ya gafere. Anu a na-agba egbe O na-acho rubber. |
Surugede what's up? Uwa a bu paw paw. Surugede buru egwu ndi muo. Hehe. Life's good |
Acid I am fine. I have a permanent tan instead. Every other tan is fake, both sun tan and artificial Uv tan. You have been talking but the bobo web fall in lovce with your pic never say any word. he is not gonna use it for anything. Meanwhile how many of them does he have? Is it not just one? And were you in the nude or something? if not, make you cucuma concentrate do ur assignment. The guy wan chyke you. |
By then the soldier will have died or got anihilated. Then only the buildings, charms, hard currencies, presidential air fleet, ghana-must-go and so on will be left there for him. Dream on my friend. |
You will inherit Aso Rock. Just keep waiting |
Ka ihe iji buru nwoke dobie. O ya bu iyi m si gi nuo. O bughi igba oto asa ahu. Amabukwa na ibighi ugwu ya mere na iji na-adighi agba oto asa ahu. Jekwa ka-ebiegi ugwu ma chowa chowa condom. Ede adighi na Wales. Nuo iyi m siri gi nuo. |
ufobabe:Do girls destroy dreams? So you are one of the dream destroyers? |
Well He might be married if he did not deny it. Dating a married man will only earn you a greater heartache. it is better you deal with it now. Except you are just interested in having fun no matter whose ox is gored. Then you swim but be sure he is not leaving his wife for you. |
Post the pic of the car. |
The smell from where? A man that smells would have been a pit toilet if he was a woman. |
acidrop:the commander is the mutation prone beebelove strains, the brigade is the thread. it appears the assistant is now awake anyway. Acidrop hii |
Sorry ejer saa ahu. Mu nwa ga-atakwa ahuhu diri njo echi. Ekwesiri ibili kwa n'oge ma na m jiiri maka gi taa ahuhu nsogbu adighi |
Echetaghizi m mess gi ahu m o bu itinyezianu nkem ma oburu na ichetara. |
A manu onye Tosh bu. Ogbago oso. Oleekwanu ka eke ji anya anwu. I manu o so gi bu otu mkpuru eze di okukuo na onu. |
A na-ekpuchi eziokwu aka n'onu. Tosh bu christain. Anu a nagba egbe O na-acho condom. Anu ana-agba egbe o naesi imi na panti nwanyi. Si na ya wu christian. Okokporo ji umu isaa. Si na ya wu zi Christiana maka na-asi ya nuo iyi. Heewu, ife emigo. Nkiat ataala okpukpu anyadoro ya n'olu. Chinchi eweela iweela banye na uloToshi inuko obaara toshi nawufu. Toshi kwuo eziokwu ka ihere mee ekwensu. Nnenne m, kedu nag i no? |
Ngwa nuo so iyi ahu asiri gi nuo. Nnenne I ga-amanu onye na-asi asi ugbua. omg Tosh agbago oso. O seti goooooooooooooooooo. Tosh anyuolaahu gbaa oso. |
Nnenne si ya bike ya nuo iyi? O bughi ogologo akuko. Anugo iyi. ngwa nuo iyi, amu gi gbajie ma oburukwa asi ka i na asi. Achigbuola m onwe m. Ujo abiago Tosh maka na ihe di na nwanyi ga-egbu gi ma igbughi ihe di na nwanyi. Ngwa nuo iyi. hahahahaha lmfao |
Toshh a na m eche gi. Ngwa nuo iyi. |
Nnenne, isi m nuo iyi, asi m ka m ihe ji buru nwoke gbabie ma mmkwara onye edwina bu. Tosh ngwa nuokwa udi iyi a m nuru. Ka rod gi kujie, ka mkpo gi gbajie ma oburu asi ka i naasi. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 29 30 31 32 33 34 35 36 37 (of 54 pages)
