₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,449 members, 8,422,106 topics. Date: Sunday, 07 June 2026 at 05:07 PM

Toggle theme

Faketan's Posts

Nairaland ForumFaketan's ProfileFaketan's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 30 31 32 33 34 35 36 37 38 (of 54 pages)

CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:20pm On Oct 01, 2007
Nnenne, amaghi m> Ezechitoke abia ma makwa na-ewneghi onye bu edwina m maara. Ya fodu nke itinye isi na panti ya.

Tosh bia kooro gi onye o bu na muwnwa amaghi onye obu.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:18pm On Oct 01, 2007
Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeee. Onye ojoo. Abughi m onye aghugho. Ihe m ji hapu photo nwagboghobia ahu ebeahu bu ka i mara na ma abughi homo. Na ihe no na skirt nap-adikwa m mma. Adighi m ezo ya ezo. ma ndi nwere ihe ha na-ezo ezo agaghi menwu. Abu m one woman man. Ighotaal. Nani nnenne bu onye maara. Tosh gi no ebea, otebeghi aka Iporo akwuna lakpuo. Okwa gi ji onu gi kwuo. Ugbua ichola ibunyere me NNENNE GONO. mbanunu, Chukwu aju.

Ezigbo nwanyi, ada igbo. Okpueze di ya.

Ugo bekee. Anahukwanu baaa.

Tosh seepu aka.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:11pm On Oct 01, 2007
Toshmannnenne bu okwu ntabi ire. Ngwa kpoonu ya.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:08pm On Oct 01, 2007
Nnenne Ihulanu na m lovuru. Love agbawala m isi
Leekwa ozo Enenebe ejeghi oluhttp://uk.youtube.com/watch?v=EoeljEW61ZY
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:06pm On Oct 01, 2007
Ihula n' obughi ihe akuilu na-ada na nti ka o na ato n'onu.

Tosh leee. Lee na-aha ahu bu okwu ntabi ire nke gosiri na odabaghi chaaaaaaaa!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:01pm On Oct 01, 2007
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:58pm On Oct 01, 2007
Tosh I na-anwa m? ngwa lee m ka m gwa gi ihe oku ji nti oke eme.
Onye m huru na anya emewaala m obi. Nnenne m onye huru nanya emewala m obi mooooo
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:56pm On Oct 01, 2007
Uwa agbaala ntughari. Nnenne O mu ka I na-agwa ihea. Chei. Efugo m.

Nnenne, ole ebe nne me no. Tosh efela ya ogwu.

Anya gi ga-emecha mehe.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:53pm On Oct 01, 2007
Tosh ndi Ogbo gi alakpuchaala. O maka i no ebe a mere nnenne eji achoghi ikwu okwu. O nwere udi nkata bu nani dimkpa na di mkpa na-akpa. Umuaka kwesiri I lakpu ura.

Tosh lakpuo.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:51pm On Oct 01, 2007
So Nnenne Igbago m alukwaghi m. O zi gi na Tosh. Ewu ataala m igu nisi.

Echekwara na o buzi so m nwe. O do mma, I makwa onye Tosh bu.

Anu a na-agba egbe O na-esi Imi na panti.

O ya ka Ichoro iso. Ngwanu soro ya gawa. Onye ji ihe nwata ga-enyekwa ya ya mgbe ike iji ya gwuru Ya. Nnenne bu nkem
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:40pm On Oct 01, 2007
Etipughi m oso Nnenne m.

Ano m ebea na-eche gi.
Ichokwa ibiakwutem nime ulo. Ka kpaa one on one.

Tosh Nwa ahu o no maghi gba egwu?
Egwu ahu inyere nne m, ha gbaghi oto? Onye asiri.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:32pm On Oct 01, 2007
Onweghizi onye na-ekwu okwu.
All right O di mma
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:30pm On Oct 01, 2007
Nnenne anom ebea eri oge.

Bia Nnem I buru uzo kpoo Tosh tupu I kpoo m. hee efugo m.
Tosh I meela Nnenne Ogwu?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:28pm On Oct 01, 2007
Tosh leee onye wuru wuru. Isi na i Ga-lu ya. Onye wuru,Orue nikpeazu, orue nikpeazu ya erue nikpeazu gi ebido wuru. Tosh tosh onye wuru.

Ichere na mbu gi, isi gi ato na panti umunwanyi. Okokporo ji umu isaa(Bachelor with seven children) Ebe obuna I gafere, aturu ime.

Ebe obula aturu ime ginwa, nwoke nimebi gooooooo. Imecha gooooo
Tosh were ya nwayoooooo.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:24pm On Oct 01, 2007
Egwua bu nani Nnenne ga-elele ya.
Tosh mechia anya gi.
https://www.youtube.com/watch?v=YnpDMZLW7xY
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:19pm On Oct 01, 2007
Tosh I wu onye ojoo. O ka isi etisa enyi na enyi?
Na waa o.

Nnenne gbachikwa ya nkiti.
I manu onye tosh bu.
Forum GamesRe: InsomnIacs Only---Feel Freeeeeeeeeee! Xpress Yourself Here! by faketan(m): 10:17pm On Oct 01, 2007
The commander has gone and the brigade is dead. It is a pity!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:11pm On Oct 01, 2007
Onye budi edwina I na-ekwu okwu ya. Ihe I na-acho ugbua I me ka Nnenne nwewe Obi abuo ebe m no? O ga-erere gi.I he osoro gi mee. Egwu gi ahu inyere Nnenne m amaka. In fact mu na ya gbachara ya bu egwu taa, O di egwu.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:06pm On Oct 01, 2007
nnenne kedu ka I mere achalu ugo. Agboghobia enenebelu afo ju.

Ahoro m i nu olu gi

Tosh okwa gi tinyere nke ahu. Anu ana -agba egbe o na-acho rubber dika gi
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:03pm On Oct 01, 2007
Tosh olee onye I na-e quote?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:01pm On Oct 01, 2007
Nnenne mooo.! Whats up? a na elelebu spurs na Aston Villa.

Spurs came back from 4-1 down to claim a point at home.
How are you?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 7:14pm On Oct 01, 2007
Ochi eze! Achigbuola m onwe m na ochi.

Umuigbo ekene m unu. Tosh abiala ozo hoya !eee hoya! O biala ozo hoya ee hoya.

Onye biri si Ibe ya biri.

Ikomasusu?
Forum GamesRe: InsomnIacs Only---Feel Freeeeeeeeeee! Xpress Yourself Here! by faketan(m): 9:36am On Oct 01, 2007
I am hot in every sense of it. if know whatb being hot means, that is my description. O to bring it closer, I am athletic and fit. No extra pound not underweight either. BMI within range. ba potbelle. ba yam tuber leg like bebelove. But I do not like how you are reffering bebe G. No coconut head. What do you want to know again?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:28am On Oct 01, 2007
O gini na-afio? Okwa maka Nnennegbo ka o bu maka Ikom na ada Sadaam?

Hapunu umunna na ihe kporo oku ga-eju oyi.
Forum GamesRe: InsomnIacs Only---Feel Freeeeeeeeeee! Xpress Yourself Here! by faketan(m): 2:00am On Oct 01, 2007
No pics for security reasons.
Forum GamesRe: InsomnIacs Only---Feel Freeeeeeeeeee! Xpress Yourself Here! by faketan(m): 1:58am On Oct 01, 2007
I am good looking babe. I drive BMW M6 convertible.

You will like it. And I am also huge if know what means.
Forum GamesRe: InsomnIacs Only---Feel Freeeeeeeeeee! Xpress Yourself Here! by faketan(m): 1:48am On Oct 01, 2007
Please can I come? I want to be there while you shake your booty
Forum GamesRe: InsomnIacs Only---Feel Freeeeeeeeeee! Xpress Yourself Here! by faketan(m): 1:27am On Oct 01, 2007
Yea give him some action. He will quickly remove it.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 1:26am On Oct 01, 2007
Chei ewu ataa m igu nisi. Nnenne m biara taa mgbe m na-anoghi ya. Nnenne nwa Jisie ike n'olu ma na-ezutukwa ike inugo.

Ikomium olee gi now?
Forum GamesRe: Flirt Corner by faketan(m): 6:49pm On Sep 30, 2007
I just feel flirty. . .what's up?
Forum GamesRe: Flirt Corner by faketan(m): 6:37pm On Sep 30, 2007
Well how did you do it? If you can, let it out.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 1:49pm On Sep 30, 2007
Ikomium okenekwa. I kpokwa ada Sadaam jee uka 4 am?

Presido kedu ozioma eziri n'uka taa? Amara na agwara gi ka i hapu nnenne aka. Ka juokwa gi, I bu onye uka fada ka I bu onye CMS? maka na o buru n'uka Oyakilhome, o ga-ahuputa na-achu kpataa.

Ihe mere Ikomu ji jewee mass 4 am. Mgbe anaghi ahu uzo ofuma.
Ya gazie ooo

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 30 31 32 33 34 35 36 37 38 (of 54 pages)