₦airaland Forum

Welcome, Guest: Register • Login • With Google • Trending • Recent • New

Stats: 3,345,050 members, 8,515,240 topics. Date: Sunday, 08 November 2026 at 01:05 PM

Toggle theme

Ifyalways's Posts

Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 1015 1016 1017 1018 1019 1020 (of 1020 pages)

Culture › Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:01pm On Oct 12, 2007
ole kwanu ihe toshman mere unu,ndi iro?o bu ha kere onwe ya?unu hapuga ha ka o mere uwa ha biko.tosh nwoke oma,lekwa egwu i ga na aguru ha:
onye ihe m na ewe iwe,ha biko wegbuo ha selense. kiss
unu hapu ga tosh kaaaaaa o mere uwa ya.ekele diri olisa ebe o mere o na echeta okpu nnabuenyi(condom) mana tosk chetakwa na:
nwata n'ata akara na ata ego nne ya
beta anu,beta anu hu na ahu nama.
eziokwu bu ndu cool cool cool :
Celebrities › Re: Seun Osewa Nominated For The Oneworld's Person Of 2006. by ifyalways(f): 1:49pm On Oct 12, 2007
please how can i nominate??he deserves it tongue
Forum Games › Re: Give The Nairalander Above You A Pet Name by ifyalways(f): 1:39pm On Oct 12, 2007
ma cheri cool
sweetie cool
Romance › Re: Help Help Please: by ifyalways(f):
Keziah? !
Celebrities › Re: 2face Shot And Robbed On Arrival From UK by ifyalways(f):
Two fighting.
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:12pm On Oct 12, 2007
nwannaa faketan ole otu i merehuhisi na a maghi m otu i ha n'ogologo??i chefuola??i chefuola mgbe anyi na-enwe na ebe anyi n'enwe?i choro ka m kpo okwu aha ka ndi mmaddu mara?o bu maka na e kweghi m enye gi N'AZU mere udiri iwe a jii ewe gi?.onye oma m e wela iwe i nula.ngwa lekwa m para !mu na gi bu 5 na 6.e kwela ka ndi iro tisa anyi i nulaaaaaa.ndi siri gi tuo ala ga zooo,ala ole ka ha turu ga zoo?ugbu a i matara la ndi iro gi,ekele diri olisa !.o buru m ,o buru m,oburu ha ole ihe ha ga-eme?onye ahu kporo onwe ya onye ndumodu,a guga egwu,biko onye ziri gi ozi?aka m di ocha !ihe i choga ugbu a o kwa etu i ga esi arafu m?mee ka m nwe ndi iro?
darfur hapu m ka m mere uwa m.i mela nke gi,hapu ga m na faketan ka anyi mere nke anyi biko.ONYE NTISA grin
Romance › Re: Why Do Naija Girls Like To Date Guys That Are Abroad? by ifyalways(f):
Funny thread
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:54pm On Oct 11, 2007
onye mere gi ihe a ,o gaghi adirir ya na nma.chai !gbufuo aso, i maghi na a nula m di?o bu naani gi na a nubeghi ya?le m anya nke oma, e nweghi m oge gi,a huru m di m n'anya.di m gbara agba,too ogologo,mma mma nwoke,jiri ego ha,n'acha ka aki bekke,ihe ya buru ibu ma gba agba,o na aru oru ha dika nwoke gwesiri.biko a biakwala chuputa m na be di m i nula.i choro ima onye lugamhuh?ga juo presido 1.o bu onye isi oche ubochi agbam akwukwo anyi.
doooooooo hapuga m ga choro size gi.a gbara m agba ma too ogo nwanyi.i choro i nwuhuh
onye buru ebu,e buchala kiss
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:28pm On Oct 11, 2007
faketan o kara gi nma na i gara werezia oru interpreta.onye juru gi ihe na ako ugbu a?onu ezu ike.o bughi naani toshman,a nuru m maka gi.ha gwara m na m nuta maka toshman mu jiri azu lawa mana mu nu maka gi mu chiri ihe okpa m n'aka were oso.i di ekwu.nwoke ike.a si na ahu dimkpa ahu ogologo imi ha mana nke gi hu ahu faketan ahu umunwayi.one nwanyi na egbughi n'aga elu igwe inula.
interprita !lekwa m i kpom shuooooooooo. grin
i fere bikwasa ngozi,i fere bikwasa ijeoma.jiri kwa nwayo,ihe n'ato ka sugar na agba ka akpi tongue
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:11pm On Oct 11, 2007
a naghi anagha chi azu n'ihe m kwuru"a musiri m ike"o buru na a mu sighi gi ike,nke ahu gbasara gi.Toshmann,a gwara m agwa na i bu onye okwu na uka, a hukwala m ya n'anya.ochonkenokwu biko hapu mu,o bughi m dere asusu igbo.nne na nna m gwara m na amusiri m ike.ndi nkuzi m na ulo akwukwo na akpo m"ify nwanyi nma,a musiri ike"o buzi ngi ka abia i koro m ihe ozo.o na atu m n'anya.ga juo ase biko,"a musiri ada aro ike"ma o soro gi na ndi out gi ma osoghi unu cool
Celebrities › Re: 2face Shot And Robbed On Arrival From UK by ifyalways(f):
Boys fight
Fashion › Re: Skimpy Dressers: Confidently Shy, Stupid, Or What? by ifyalways(f):
Team modest and decent.
Culture › Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:59pm On Oct 11, 2007
tifiny:
wayo wayo ka ha ji'arasha ofe di oku
A hot soup is consumed gently
biko ada tifiny i bu onye onitshahuh"arasha" nke gi a di egwu!.a ma m na o bu otu ndi onitsha si asu igbo nke ya.biko i detaghi "arasha" ahu nke oma i nula.a mara m n'iwe gi a gahi a di oku ugbu a.ndezi ya bu "aracha" i nula ezi nwada di nma.kedu ka i mere??o nwere umu okoro abuo m nuru na ha bu ndi ojoo nke a.biko ezi ada kpachara anya i nula ka ha hapu i nweta gi.ha jikwa ogwu a gahari.aha otu onye bu "toshman".ha nillee nwere ire oma.biko ada,i huta oku ha nara ha oso i nula.ndewo
Culture › Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:49pm On Oct 11, 2007
Atura o mara,omara mana a tura ofeke,o fenye isi n'ohia
E zuko ka a ha eri udele,a totue ngiga.
Anu gbala taa,echi bu nta.
agbusi gba otule,o muru ako.
nwata buru uzo puo eze elu,nne ya aju ya ara.
o chupuru onwe ya n'ugbo,siri n'ugbo e rughi ya!
Romance › Re: Why Do Naija Girls Like To Date Guys That Are Abroad? by ifyalways(f):
Interesting . . .
Nairaland General › Re: Seun! I Need Ur Help. by ifyalways(f):
Test 1
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:28pm On Oct 10, 2007
le kwanu nsobgu na onwuwa, chei asusu igbo !a sim na nnem musiri m ike.nke a bukwanu ihe ojoo?.umu ibe biko bianu lere.onye na e koteghi,ogodo ya e kotere ya.e kwuru m ya ma na ekwukwa ya oso,na ekwusi ya ike"A MU SIRI M IKE" onye ife m na -ewe iwe,ya biko wegbuo ya selense tongue
Christianity Etc › Re: The Unforgivable Sin by ifyalways(f):
Once there is genuine repentance, forgiveness is sure.
Christianity Etc › Re: Imagine A Worldwide Ban On Bibles by ifyalways(f): 6:17pm On Oct 10, 2007
heaven and earth may pass away but Gods word is forever.ever sure!NOTHING can make the bible to be banished.i wont think of it cos its not possible.Gods word is firmly rooted.john 1v1(in the begining was the word etc)its the foundation of the earth.if something like that wud happen then i forsee the end of the world!as a child of God ,do you really need the word b4 you can make +ve inpact??your life is a bible for sinners.we only need it for direction.its our map.but to come tou your poser,yes we can survive without the bible.children of God can !.the earth and its fullness belongs to God(psalm 24v1)he would make a way for his OWN.
Celebrities › Re: Liz Benson Versus Genevive by ifyalways(f):
Both are pretty women.
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:56pm On Oct 10, 2007
unu a choro i meghara m anya ugbu a.a maghim onye bu onye oma ugbu a.a gam aga cho sir teddy ka o gwa m onye bu onye oma m.a nula m ihe i gwuru.okwu onye o bula a gahi atu m.o dighi echi for my area!amusiri m ike  tongue
Romance › Re: Is Virginity A Must? by ifyalways(f):
Question
Romance › Re: Help Help Please: by ifyalways(f):
Na wao.
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:38pm On Oct 10, 2007
dalu soo ezigbo mmadu.a nula m ihe ikwuru.e kwughi ekwu mere onu,anughi anu mere nti.m hu ha abuo,i nara ha oso.ha a gahi ahu azu m anya.o nweghi ihe na-eme.nothing mega!
a nam aga akwukwo ebe a
Culture › Re: What Does Your Name Mean? by ifyalways(f):
moodylady and ayefele 200 huh
Celebrities › Re: 2face Shot And Robbed On Arrival From UK by ifyalways(f):
Interesting
Romance › Re: How Do I Drop This Babe? by ifyalways(f):
cheesy
Forum Games › Re: Nigerian Slangs: by ifyalways(f):
I be kpako butter.

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 1015 1016 1017 1018 1019 1020 (of 1020 pages)