Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 1013 1014 1015 1016 1017 1018 1019 1020 (of 1020 pages)
Not cool |
Secret! |
happily single happily flirting |
Nothing |
Gods gift is perfect and adds no sorrow |
None |
Likes attract . |
No idea |
Dec 32? |
me i be DMR |
asi na o bughi faketan,gini ka m ga-eme na nairaland oh gini ka m ga-eme?obi m olee etu i mere?a mara m na i meghi late n'ulo akwukwo n'ihi na anyi etetaghi ura na oge taa.abali gara aga di egwu! Toshman ole etu i di?a nuru m na i siri na i huru m n'anya,eekwa?hmmmmn o buru na onwu guga gi ga cho onye ga egbu gi i nula?ihunaya gi n'ebe m no di m ka oke siri hu azu n'anya.ekweghi m,achoghi m ya biko.e soro la m onye ka m nma.nwoke ma uma asa ahu,ugogbe m ji ahu uzo,o mara eme m mgbe m jiri cho,onye aka ya di uto,obi m,onye oma m,mmiri nma m, Faketan.i nula.biko wepu aka enwe n'ofe tutu o hora gi aka mmadu.biko. darfur o ga eme gi n'anya.i ga anukwa ya na nti gi.thomas ikomi dalu soo.o di ka ima na o bu egwu a ka mu na obi m jiri bie love abali gara aga. love nwantitiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii |
OBI m i choziri iji obi oma na ifunanya wee gbuo m.chai , a maghi m ihe m ga ekwusi.i kwuchala ihe niile.na ezi okwu,anyi a maghi ihe a nyi mere ndi iro ha chi a chuyara mu na gi ka egbe si achu okuko.ma etu o sila diri,obi m atula ujo,e wekwala obi abuo, A HURU M GI N'ANYA. lovvvvvvvvvvvvvvve a parala m final. obi m , i so gbuola m. |
I haven't noticed |
Na so marriage dey be nowadays? |
goahead and marry him.wish i wud be able to attend the wedding.wishing you a happy and fulfilled marriage.hope toyinrayo gets to read this too. |
otele ka ibe ya 1. e nweghi m part 2. ebe e jedebere.(last bus stop) |
obi m Faketan o di nma.e nweghi m ike i puta n'oge n'ihi na ike gwuru m.etu osila diri e wetatuwala m onwe m ke mgbe m jiri nwusia egovin ahu i zutara m.obi m i kajara akaja i nula.ujo tuga m ugbu a bu ka m hapu idi ime. ![]() presido biko faketan a bughi bricklaya.o weghi ike ibu kwanu ya.o na ebu 'ihe' mana 'ihe' ahu o na ebu di uto karia mmanu anu.o na ebu ify.ihe a na akpo ya bu IFYLAYER. o lekwanu maka nnenneigbo na nwando??gini mere ha ji agbara ebe a oso??o nwere onye kpasuru ha iwe?Tosh na Darfur unu ka m juga?nwanddddddddddddo ole gi? e kele m ndi jiri obi ocha a zara mu na obi m faketan halleluya.ihe oma rukwa unu niile aka.! ndi noro m ele na thomas,o ga eme unu n'anya.tutu unu a mata ihe mega nu ify na fake a hurula OKPATA-AKU na ODOZIAKU. iwe ewegbuo somebody.ha ha ha ![]() |
December babies rock |
I loff beads. |
obi m .iji nwayo ekwu ha?ngwa biko bia dinara n'obi m.eyeeeeeeeee dobe isi gi na obi ma o bu na ebe o bula masiri gi.ihe m bu nke gi,onye oma m.were m mee ihe masiri gi faketan |
chineke ekwela ihe ojoo !presido bufu asu.ekwukwala ya ozo.ole nga i no kpatu m aka?na nro ka o bu ebe?oge eruola mgbe a ga a choro gi dogoyaro kara aka i ga-anwu maka na iba gi a biala nke ojoo. |
aka presido na adu ogwu na afu ka ose. ![]() |
oga over sabi, wetin you dey do here?abi you wan marry in absentia now? |
presido1:aka ngozi,ehhhhhhe aka ngozi ewo aka ngozi ya ka m nwetara.eeeeeeeeeeeye oh o juuko i juru ka m zaa.i jugbuol m presido.eze asiri hapu m aka biko.ebe i choro i mata,YES aka faketan di uto.o na ato ka sugggggggggggggggggggggggggggggggar |
Very possible I guess |
presido lekwa aha otutu gi: EZE ASIRI NKE MBU. O KACHA MARA. ONYE NTISA. NYOKO METER. ya gaziere gi. wepu ga anya na okwu mu na faketan !if not,if not, ihe ga-eme ugbu a.a dighim sure na amuola gi mgbe a nuru aha Biafra.i choro ihu Biafra part 2 ![]() |
presido1:asiri guwa nwata,o tewe uri onu mana o guwa agadi dika presido o chowa ihe ebe ihe na adighi. presido gini ka i jiri foro ntutu taa na i mata nga Faketan na akpa m aka?o gbasara gi?o masi ya, o kpa m aka n'afo,n'obi ma obu na ??ole nke gbasara gi.agadi ekwe nka ! |
Don't think so |
funmi is my best, new dawn at ten |
sweetmarin:asiri guwa nwata,o tewe uri onu ! nna m Faketan,a hotara m na onwere ndi ziri ha ozi ahu mana ma ya na ndi ziri ya ozi ahu bu ndi emeriri emeri. DIKA ZION SIRI GBA NDI JAH GBURUGBURU,ETU A KA FAKETAN SIRI GBA IFY GBURUGBURU. .EZE GBURUGBURU,YA GAZIE |
nna m ole etu i mere nna abali a gara aga di egwu,chai:aka nri,aka ekpe,etiti ,ebe nile ebe niile. Romeo onye anuru,nuru gawa.etu mgbe i ga a nwu nke ejiri ogwu oke gwe. Darfur nwoke sudan,olee nke mega nu??onwela agadu i jidere n'oru? Presido,onye si na ihe oma adighi nma,ole ihe ga-eme ya? Nnenneigbo,o nani m ka i hapugara umu nwoke niile no na threadia? Toshman ole ihe chuga gi? Faketan obi m,biko bia bie oma,onwe gi ihe onu ndi iro ga-eme anyi. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 1013 1014 1015 1016 1017 1018 1019 1020 (of 1020 pages)

