₦airaland Forum

Welcome, Guest: Register • Login • With Google • Trending • Recent • New

Stats: 3,345,050 members, 8,515,240 topics. Date: Sunday, 08 November 2026 at 01:05 PM

Toggle theme

Ifyalways's Posts

Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 1014 1015 1016 1017 1018 1019 1020 (of 1020 pages)

Culture › Re: Would You Marry An Osu? by ifyalways(f): 2:27pm On Oct 15, 2007
you just showed how jobless you are by replying ! really busy doing NOTHING.
isi oke !
Culture › Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:17pm On Oct 15, 2007
sweetmarin:
Ify tell us your age now!!!!
nna lekwa nu nsogbu !ole ihe gbasara afom na ihe ekwuga ngahuhi si n'ura ebilihuh  lahachikwa n'ura maka na a huru m na ara ahu apubeghi gi n'anya.
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:14pm On Oct 14, 2007
umu ibe ji ejiela.ma lakpuo.lakwuru onye oma m faketan.ka izu uka ohuru a wetara anyi niile ogologo ndu na oganiru.
ka chi foo nu
ndi asiri na ntiza,chegharia nu.
Jokes Etc › Re: Females Vs. Males by ifyalways(f):
Following
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:03pm On Oct 14, 2007
ndi ntisa a biala na udi ozo.o gahi erere unu niile.o ,o a chuwa unu n'aka nri,unu a ga n'aka ekpe.anyi a marala unu niille.
ekwensu o dighi ihe i puru ime,aka faketan ejidesila m ike aka faketan
darfur,presido ada wo ify na faketan e kuzoro wo.
mmeri bu nke anyi,faketan na ify
umu chineke eh,tooooooooooooooooooooooooooooonu jah
jahovah bu eze.
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:49pm On Oct 14, 2007
presido  o dika iba a biala gi.ndi nwe gi biakwa kporo gi gawa ulo ogwu.i nwuru rumhuhi choro i mata nga faketan n'akpa m aka?onye aruru ala.i kwubeghi ihe guga gi?ugbu a ka i kwuru nke bu ezi okwu, asi na o bu ahia onye mara anya ha ka o na-ama mgbe o ji azu.eheeeeeeee,ugbu a i gwala anyi si n'ihu nwoke nwanyi.
shocked shocked shocked
otu ocha.ala owerri leeeeeeeeeeeeeeeeeeeee.
Literature › Re: Do You Remember the Pacesetters Books? by ifyalways(f): 10:30pm On Oct 14, 2007
yeah really good one here.i remember them very well.the cyclists,evbu my love etc.i wonder if they are still in the markest.
Jokes Etc › Re: Females Vs. Males by ifyalways(f):
Pretty pictures
Dating And Meet-up Zone › Re: What Is Your Date Of Birth? See If U Have A Match by ifyalways(f):
dec 32rd
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:01pm On Oct 14, 2007
hmmmmn hmmmmn unu gwakwa Darfur nwoke sudan ya hapu ga m aka.kini ka o mere mean sef?o dighi ihe ga-eme,infact o dighi ihe meganu.o chefulola n'akajara m akaja.amusie faketan ike.o dighi echi,i nula.ochi e,awara ya gota.
nnenneigbo,a ghotaghi m way gi.i choziri i nwa nwanne gi nwanyi?
presido ole ihe i choro i mata?i juta isi nkita i were agba ya mee gini??onye ajuju ugbu a n'efu kwa uzo.
Culture › Re: Would You Marry An Osu? by ifyalways(f): 9:42pm On Oct 14, 2007
toyinrayo:
EYA. . .go look for one, marry am, then tell us how it feels to be married to an osu
perharps you have a brother you can introduce me to cos am very sure that if such things exist then, you are definitely one of them.
gba enu e dake.enu jagajaga
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:20pm On Oct 14, 2007
nnenigbo is it ' your' language as you put it or it is 'our' languagehuh??kowa onwe gi biko
Travel › Re: Visting Nigeria In Dec - Where To Hang Out by ifyalways(f):
I love the cattle ranch
Romance › Re: Is Virginity A Must? by ifyalways(f):
Question
Nairaland General › Re: Today Is My Birthday! by ifyalways(f): 4:27pm On Oct 14, 2007
happy birthday baby gal.wishing you GOds blessings,favours and peace.may your relationship with zignorr also be blessed.may God fill all your remaining days on earth with laughter and joy.today na your day abeg do shakara like shakira.
Culture › Re: Who Has Better Control Of English In Nigeria. by ifyalways(f): 4:15pm On Oct 14, 2007
Ikomi:
Stay out of topics like this. Amaghim ihe ina achoghari. LOL cheesy
ikomi o bu gini ka ghetochk mere gihuhhapu ga ada di ora nma aka.o maka na  o kweghi enye gi mere iji ewe iwe??ihe ahu i na acho ka o na acho period ! cool cool
Culture › Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:09pm On Oct 14, 2007
youngies i na akowa na tosh a bughi ezigbo nmadu?,o bu ihe i choro i gwa m ugbu a?mana cherekwa gi na onwe gi onye ezi omume,a juru m gi?i gara e chere ruo mgbe m juru gi,i nula.tosh bu ezigbo mmadu mana faketan bu ebe ano !
gi na owne gi o bu onye ga agbara gi aka ebe na i bu ezigbo mmadu eh??i ga anwu iyi?i ga asi na i mebehi b4?wepu ati no gi na anyi tutu i chowa nke onye i ga e wepu?o no na ndo fu onwa smiley grin
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:55pm On Oct 14, 2007
presido a bu m ada igbo nwujuru mmiri ara nne ya nke oma ya mere a hotara m ebe i na-aga.biko a nwakwala anwa ozo a kpo obi m 'fake'.nke a bu nkpari ka o bu gini?ole ihe i na eche?o burugodu na o bu onye nfechari n'mbu,o gbanwela ugbu a i nula?o bu na i nubeghi na aku fecha,o dara awo?faketan e fechara dika nwoke kwesiri,ugbu a,o dara la m ify.o bughi fake biko.o kwa faketan ify for REAL.

obi m ole etu i mere??a mara m nke oma na i di nma.i kajara akaja na nwoke.onye m ji eme onu.chai, hmmn ihe ahu,ihe ahu i mere mgbe ahu anyi gara isa ahu, o kwa i chetalahuh??o di utooooooooooooooooooooooooooooooo.o na ato ka nmanu anwu.obi m, chai mekwaa ya ozoooooooooooooooooooooooooo. kiss
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:27pm On Oct 13, 2007
o putara na i maghi asu igbohuhi ghola HALF CASTE ndi hausahuhnwanna gwa m okwu na asusu m ga-anu ka eji igbo agwa onye ocha okwu na obodo gihuhsupu igbo.
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:17pm On Oct 13, 2007
onye juru gihuh?anunuebe.taaaaaaaaaaa kpuchie onu.oso ndi,owe ndi. tongue
Fashion › Re: Skimpy Dressers: Confidently Shy, Stupid, Or What? by ifyalways(f): 5:11pm On Oct 13, 2007
thanks mekoyo
Culture › Re: To All Igbos! :d by ifyalways(f): 5:04pm On Oct 13, 2007
baba ijebu an mean two things dear.it an either be a man from ijebu.ijebu is a town in yoruba land .thats just one of it.baba ijebu an also be a form of gambling.its very popular in lagos.its a kinda pool.infat when you go to lagos and hear baba ijebu,i bet its the pool the are talking of.obi can be a name, the fathers heart.it an be a kindrend too."ezi anyi"," obi anyi" all means same thing.kindred or family head.it can also be a title for a king eg the obi of onistha etc.
Nairaland General › Re: For Intelligent Ladies Only by ifyalways(f):
Lost!
Fashion › Re: Skimpy Dressers: Confidently Shy, Stupid, Or What? by ifyalways(f):
Team modesty.
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:16pm On Oct 13, 2007
o dim n'obi, i gbuola m ka mmai.faketam i gbulola m ka mmai.chai ndi iro,ndi na efe n'abali,biko unu hapuga mu na odi m n'obi.e jiri m mmiri na obara faketam were kpuchie onwe m.a maghi m na e nwere umu nwoke di n'efe na ikuku.o nwere mmadu abuo biara i nwam na nro n'abali.a gahim akpo ha aha ugbua mana ha abuo mara onwe ha.lekwa anya ma agwa unu abuo,mmiri faketan daddy gbaram gbururugburu.unu chere na a a akpo faketan "eze gburugburu 1"na nkiti.ihe ahu unu mere n'abali gara aga unu nwa ya anwa oso,hmmmmmn mu na o dim na obi ga eme unu many many things.etu o sila di a gam a hapu ikpo unu aha ugbua.e werela m ihe nille bere n'abali ka ha buru anwu nta.obi m faketan,ole etu i merehuhebe ahu i kpara m aka n"abali a togbuola m.o togbuooooooooooooooooooooooooooooooooo m !
Culture › Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:04pm On Oct 13, 2007
tosh a kwu m gi n'azu i nula !o nweghi ihe mega nu.o di gi ka o nwere ihe oke ga-eme akpa rice??mba nu,o gaghi ataha otu iko coolo nweghi ihe egbe na mkpa okpuru di iro na -agba gi ga eme gi.i kajara akaja.nwoke ike.buru bia !
TV/Movies › Re: Actors And Actresses: Please Introduce Yourselves by ifyalways(f):
Dreams.
Family › Re: Can You Suck Mucus Out your Childs Nose With Your Mouth? by ifyalways(f): 2:45pm On Oct 12, 2007
I would . . .Not just for my child but for any and every child around me If s/he is in dire need of it. cool
Have we all not sucked much more disgusting things ?
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:30pm On Oct 12, 2007
onye na ekwu?onye na ekwu na fone?oh feta daddy,onye oma, mwaaaaaaaaaaaaah ka m susuo gi onu ka iwe gbuo ndi iro, onye oma m.obi a gbawara some people. tongue
Politics › Re: A Senator Of The Federal Republic Is A Nairalander by ifyalways(f):
Who cares?

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 1014 1015 1016 1017 1018 1019 1020 (of 1020 pages)