Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 808 809 810 811 812 813 814 815 816 (of 1020 pages)
sad story. i believe with time she wud get over the trauma. |
toshmann:rotflmao Tosh nwoke mara nma indeed ![]() but e cheghim na Tosh bu Otele.Nay,Tosh cant be Otele.Threadi ahu ebe Otele na akpari umunwanyi 9ja na ndi igbo nani,is enough to gozi na Otele cant be tosh.Tosh a gahghi ede udika ihe ahu. @agaba,onye nkuzi igbo kedu? @Mortiple,lol,hehe. . . .o ga adikwa egwu.dont drink ngwu na ngwo na abia.soonest @all ya gazie |
Youngies,o bughi aha ojoo ndidiamaka ![]() @Topic,Ehi na enweghi odu chi ya na achuru ya ijiji the cow without tails,his god chases houseflies for him unu gere tu egwu https://www.youtube.com/watch?v=uivm48zXqSw&feature=related |
darfur:i must quote u.lol onye gwara gi?lol a nurum na o bu ololo mmai malt ka o na eji ele ogologo ya. ![]() Ya na Ikomi,ya abuo suru mkpumpku eji apu court just like mu onwem joro njo na ese okwu ![]() Ndi ala wu otu,lol o na ha erute kwa nso ozo.unu a ga ako same akuko na afo a,Chukwu ekwela @GC, ![]() |
Stress,lifestyle and way of life,enviroment and weather,etc have a hand in it. |
Okro soup prepared with onugbo + futu ![]() |
Queenisha:You could be a poster child for dysfunctional kids. |
Titus 1v15 Unto the pure all things are pure but unto them that are defiled and unbelieving is NOTHING pure but even their mind and conscience is defiled. |
The reality of our pains does NOT disprove the reality of Gods love,any more than the reality of the night disproves the existence of the sun. |
Despite the spring storm,the mother cardinal refuses to move,standing like a mighty shelter over her fledglings beneath her wings,so Too,God hovers over his children and protects them during life's storms. God is our very present help in need. |
o ga na agakwa @Kashiff,i hope na i nwere ije oma,rutekwa na udo?i ga alotakwa n'udo.Ya gazie. Youngies,i si gini?kedukwa nke bu isi albert? lol,nwe ndidi biko ![]() Mortiple,lol. . . . .kwupu okwu.deme dede. Echelon,a nam ekele oooo. ![]() obongyi.kedu?aha gia dikwa egwu.biko, o bu aha igbo ka o bu gini? rubi, ![]() @topic,lol okwa maka ndi isi(blind) ugbua?lekwanu nke m: Onye na esiri onye isi nri na egbu ufifi ma o siwe nri. one who cooks for the blind whistles all tru the food preparation Ebe ndi isi abuo na eri nri,nani Chineke ma onye gworo ofe when two blind men are eating,only God knows whos cheating who. |
presido1:lol owu gi ka o na owughi gi?simple ![]() @Mortiple,e nweghim efe Tosh na Darfur Ha na asim ekwuna okwu,ha aga alum ka a gam alu onwem? kedu ka i mere,nwanyi gi na umu aka gi kwanu? ![]() lol,ndi volibalu mgboto ole ihe unu ga eme ugbua?ole ebe inye aka unu ga esi abia ugbua? anyway,all hope is not lost,2012 a biala nso @all,ekeresimesi eruola ooooooooooooooooo. ![]() Ya gaziere anyi nile.maybe,anyi ga ahu na afo a anyi nile hutukwanu onwe anyi live and direct.lol,ma ndi joro njo eg Ifyalways ma ndi mkpumkpu eg Pres ![]() |
lol E chekwam na owu gi. iwe gi adila too much,then i have to agree with Agaba,Ogamba=Ozioma. Pres kedu.o tekwala aka.e misirim gi rie nne. Pres,Chukwu has been so good to me guess ihe merenu?laters |
i was wondering.what is the moderator doing or what really are the rules here? In threads where its strictly and very well spelled out that its for Christains,is it in any way tolerated and accepted that non-christains come in and type whatever that pleases them? Dont the christains have the need NOW to have a child board strictly for christians and with christians as moderators? what prompted me,u ask? https://www.nairaland.com/nigeria/topic-110103.800.html what is Olabowole doing here for crying out loud ? ![]() |
Nnam dalu.dubem ma chebem na izu uka ohuru a.Ka amara gi buru ihe nketam.Ka ebere gi bara m uba.Ekele diri gi maka olu oma nile i na emerem.I mela onye nani ya bu chi. |
DeepZone:[ DZ,Very well put. |
darfur:ihe i machakwa ![]() A noghim na iko akuko ma o bu igb ukwu ose okririkiri.lets get down to biz babe, ![]() iwu onye asiri Darfur,aka jisim ike.dalu but no thanks ![]() presido1:i putana as Pres ta?Iche na anyi amaghi?zuzuwe ![]() darfur:Ogamba=Pres Fromuk=Pres onye apari ![]() @all,unu emela.Ya gazie |
This thread is funny ![]() |
obongyi:[ Huh ![]() How and when? |
obongyi: obongyi:LOL owu onwe gi ka i na agwa ugbua ? ![]() @Topic,Onye ji mmadu na ala jikwa onwe ya. when u are holding someone to the ground,u are indirectly holding yourself too |
Onyi-bekee kedu?Chukwu Gozie gi . Ada Mbaise,Obongyn. . . hehe aha gia dikwa egwu.biko;ile otu e si e pronounce ya?o bu na imi ka o bu akpiri ? ndeewo na ogbakp ndi igbo,ebe anyi na akpa na ekwukwa ihe o bula gbasara ma o bu na agbasaghi onye o bula.nno Olibyno,i ka no ya?a puchalam lota.Mu na Mortiple gara nurutu mmai .lol jisie ike biko,akwukwo amaka.@all,ka ututu tutara anyi nile ihe oma. |
rotflmao o dikwa egwu. ole onye na acho di?unu gwam okwu ![]() @ChinenyeM?obi a mapula gi.ihe nile anyi na ede ebea bu njakiri,too bad ma o buru na onye o bula na e takei ya serious. For mu na ndi otu m,okwa njakiri na egwuriegwu all da way.nsogbu anoghi. @Mortiple,a kam na aju gi " i choro ilum? |
ogamba:bia Pres dikwa kiaful. a gbalam gi nkiti enough,akpa amu zakwa gi ebe ahu. ![]() toshmann:Yes,gini mezie? ![]() o nwere ihe bu ihe ohuru ? A chokwaranum imanu sef ![]() @Olibyno,ndeewo.Ya gaziere gi.kedu maka Esut?gbado kwa anya. @all weekendi oma na izu uka ohuru oma.nke onye na eme di nma,ya gaziere ya ![]() |
Ikomi:oooh,you really? |
cao alvin:shuooo uncletucco:lol which one be F H 8 ![]() cletus be kiaful ![]() amici cimia ![]() |
lol umunne,threadia na enyem Joy Unu sorom kele chukwu,o mere m ihe di egwu.lol,o gozirm excess.onum juru na ekele ![]() @all,weekend oma nu.unu bilitekwa na oge maka egwu boolu anyi. ![]() Kashiff,sure,anyi ga e missikwa gi. ije oma, Mortiple ,lol anom nma.dalu rubi Echelon,dede ka nka Youngies,ole ije? i full ground ![]() |
oh la la lacious ![]() uwa na atom ka mmanu anwu.Chuwu dalu ![]() @Ogamba,gbara ogwu gi nuo.hapu anyi aka esp Agaba. ![]() @Agaba,hapu Ogamba.owu onye ochonganoko ![]() @Mortiple,a nom ya.dalu,okwa i m juru gi na mbu,i choghi isam ya,"i ga alum"? lol been pretty busy mana obi no hia,always kedu kwanu?Ya gazie.oooooh Rampant na change of name.o dikwa egwu. @all,uwa bu paw pawwwwwwwwwwwwwwww ![]() Uwa na atooooooo ![]() Romy Pres ![]() GC,kedu?Ya gazie Chi-baby,ole ije?Chukwu gozie gi. |
@Topic,i guess it wont be so easy for the ladies.am guessing oooo,i dont know,am not anywhere near 30. Maybe its cos of a few mistakes they made hereNthere,maybe it was just nothing but rather than jumping into marriage with just any guy cos u want to be married,i guess its better to remain single but happy and fulfilled. |
Is it possible that Christians wud have their own mini section/child board too like the Muslims? |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 808 809 810 811 812 813 814 815 816 (of 1020 pages)
)



anyi nile hutukwanu onwe anyi live and direct.lol,ma ndi joro njo eg Ifyalways

