₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,326,353 members, 8,426,195 topics. Date: Saturday, 13 June 2026 at 08:05 PM

Toggle theme

Ikomi's Posts

Nairaland ForumIkomi's ProfileIkomi's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 101 102 103 104 105 106 107 108 (of 108 pages)

CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:14pm On May 07, 2007
romeo:
ikomi o buru na igbo di ka nke ndi ghana mara na m na suffer ikomism
A like ru mu ahan hun ikworum now ikomism. It should be in the dictionary.

nnenneigbo:
ikomi i bu onye afganistan
Ewen ghi mu comment. Maka na ukpou okwu, ala forum ahh ga gbake.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:10pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
ikomi m na aghota ya, ma i de ya ofuma. so i understood that one
I don't enjoy being flattered or patronised.

romeo:
o kwa so gi ga ezuko na igbe nke gi ma ka oge onwu m erube ghi
Romeo Romeo Romeo ugbo ole kamu poro gi.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:06pm On May 07, 2007
romeo:
nnenne o te go aka ike gi gwuru m
Romeo igbo gi na sound ka igbo ndi Ghana.  grin. Where u from originally.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:03pm On May 07, 2007
"Umu nnem ka odi."  If only nne understands dat.   undecided

Anyi ga ezuko na igbe na di ghi anya.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:59pm On May 07, 2007
romeo:
nahhhhhhhh this one na ikomi version of patty obasi song
Nne oooh ima na romeo na e use ear aid. undecided
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:54pm On May 07, 2007
Romeo ur very wellcome. For ur info, han si na my Igbo di very poor. So ine de na English and Igbo, han ye kwa ra mu the license.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:52pm On May 07, 2007
Jehova ka n ge fe, oko sisi ne yen ndu. Ogaga ke di nigbe, nmanite no gbugbu, alpha na omega obu nu ya ka nge fe.

That is a song by Patti Obasi u just reminded me by saying Arusi.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:48pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
i si na o gini
The gods have spoken. They dont say it twice.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:44pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
haa monsh mosh, odikwara gi egwu oooo, m gwara gi na m ga alu ya alu e? bikokwa ooooo. kee nke i jisi na eme otua e nna. Ngwa sorry ooo, its just that ndi igbo anoghi na london ebea. maybe na spain but a noghim na spain nooow. by the way, a maghi ka omere m ogwu( juju)
Nne please deception of Umuna is not accepted. grin kee nke wu juju.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:41pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
monsh a ma m the shoe i na ekwu. o ikomi's best shoe, i swer my mouth will never touch the ground LOL
Those shoes wu kpa designers, Gucci na ebu ya ebu.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:39pm On May 07, 2007
monshege:
hahaha nke gi bu boiling huh, jiri nwayoo oo. onaghi adi mma ka enye obere nwa mmiri oku. kpo okenye no ebe ahu ka ewepu mmiri oku ahu no gi na ahu. o bu koboko ka aga eji wepu gi ya na ahu
When two elephants meet the grass will suffer, but I dont think it will be the same for a crocodile and a lion. They are both agu on different territories.  grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:34pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
Monshege, haa na i na a choro m nwoke oma LOL you for tell me now. agara m ga kokota onye yoruba oooooo. even i can't believe it
good info. Kodi wa kpa na my left hand.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:29pm On May 07, 2007
Monshege na enwe kwa nkirika iwe oooo. = ya wu hot temper, nkem na boil zi a boili.

monshege:
nnenne, o di m ka o bu na nro ka mu na gi gakoro mmemme ahu. ebe o bu na a ga agafee mmiri asaa na ugwu asaa tupu eruta obodo ahu i no. odighi m ka abiara m ya bu mmemme
Mu na nnee no na di same shoes, nne adighi a like wedding hahahahahahaha
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:24pm On May 07, 2007
monshege:
kpoputa na Ikomi ka oha obodo pia ya utari. kedu koboko ahu
Monshege nge kwu kpe ya again, echi ri mu echichi,  Adi ga hunkota mu na wanyi na uzo talk less of her ipiam ihen.  grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:20pm On May 07, 2007
You know there was this Olokoro get together I went to, and there were this teenagers bred and brought up in London attempting to dance to Oriental. It was the funniest thing I saw dat day. It was more like the deaf dancing.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:17pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
monsh, bia lee ebe m nno na awu ya be egwu, di ka kpa kpa m korobia. umu agani juru, ha gbara kasaaa
Nne put it on youtube and send us the link, Kanyi we hun otu isi disgracia egwu ndi igbo. Am sure igara there ga gba hip hop.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:15pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
my dad just told me that its nti( not ears) but like i ma mmadu aka nti. got it now?
Ur dad must be not only an intelligent Igbo man but a deligent one, otherwise Monshege would have led us all to the river. grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:12pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
Ikomi, i ma ihe mere m on saturday. a gara m wedding ndi igbo. bia lekwa egwu anyi noo na agba. oh i loved it. wedding ndi enugu, we even danced the traditional dances, lovely.
Agabegi mu wedding for a long time now oohh, not very good though.

monshege:
hmmm
cheeks=inty?
o buru na o bu nti ka i choro idee, mara nwanna na nti bu ear. ufodu na akpo cheeks uga, ufodu na akpo ya aka nti. ufodu na akpokwa ya cheeks cheesy
Monshege check ur Igbo dictionary, stop guessing.  grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:07pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
mba nu, nothing like inty na igbo, maybe spanish lol
Nne i must let u know av been speaking Igbo since birth. lol. Eche kwana dat n ba yen Igbo competition I would not come out with something.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:05pm On May 07, 2007
umu nnem wanyi kam ga le my ma onwere nke gbara nu, owen nke gbara nu nkoro unu next time. Nneneigbo uwu onye Isi gate. near tower. Dat side wu Umuokara now. I never grew up there so i know quite few places.

Translation

Going to find out if there is anything happening, and if there is ad give u the load down next time.

Tranlation end

Av called no one seems to be picking up. So am still in here.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:02pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
biko nu what is cheek na igbo
cheek = inty.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:00pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
ikomi before gwaa godi m ihe idere before. i'm dying to find out/
Nne av written alot now.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:57pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
gini ka ikomi si now. was it about a woman?
Owuru na my father ti yen ra mu na seminary am sure I would have been better of.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:56pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
ooooo amam na i ma. Monshege, i gara e me nu ka m mara. nye mu sign or something. [/sub] Monshege, ka anyi me ka anyi ne ese okuw ka obi di ikomi nma[sub]
Onye ese na oohh obi uto kanyi iji na ga, di only point is dat nne must head back to school starting from elementary 1. All just for Igbo. We need more Igbo writers, not way side Igbo.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:52pm On May 07, 2007
monshege:
ihe mu na acho na uko elu ka m ga ahu na uko ala. ihe m na acho na sokoto ka m huru na sokoto. nnenne, achoro m inye Ikomi ihe na agu ya, ima nwata rie ihe na agu ya, okwe nne ya hie ura abali
Monshege e ma gi ihen na gu mu nu oohhhh. Ihen na gu mu di too much.  grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:50pm On May 07, 2007
umu nnem wanyi kam ga le my ma onwere nke gbara nu, owen nke gbara nu nkoro unu next time. Nneneigbo uwu onye Isi gate. near tower. Dat side wu Umuokara now. I never grew up there so i know quite few places.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:44pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
o gaghi a last, till i ga back to school
Why oji a last, when u have a common enemy in the name of Ikomi. lol
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:40pm On May 07, 2007
nnenneigbo:
monshege, i na emezi ka i sugbola onwe gi.
grin grin grin grin grin grin dats the funniest thing av heard today. lets see u two get at each other 4 once.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:38pm On May 07, 2007
Onye baira class nneneigbo owu gi ya bu na oda na exam.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:36pm On May 07, 2007
Monshege Olokoro ooohhhhh. Ndi too much. Awum onye Olokoro, the land of humour and intelligence. Thats wat I call it.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:33pm On May 07, 2007
Nnenigbo n wote gi mu na gi ga ku kwa okpo oooohhh. Its so sad i finally agree I cant write my own language. So also when I speak, pple from other parts hardly understand. But my own pple flow with me real good.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:30pm On May 07, 2007
Honestly nga eh de kwa ozor, Wonke odi amu left hand na old age. I think it has to do with the kind of Igbo i speak which is umuahia. But I could read all urs. I never learnt Igbo I write as I speak.

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 101 102 103 104 105 106 107 108 (of 108 pages)