₦airaland Forum

Welcome, Guest: Register • Login • With Google • Trending • Recent • New

Stats: 3,345,377 members, 8,517,089 topics. Date: Wednesday, 11 November 2026 at 07:02 PM

Toggle theme

Landforeast's Posts

Nairaland Forum › Landforeast's Profile › Landforeast's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 (of 43 pages)

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 7:35am On Jul 24, 2020
If you are not lucky to be among the people who bought in Lush City Estate, here is another opportunity for you to invest in the City of Aba.

Another Estate in the Industrial and commercial City of Aba is here. Invest in Lush City Estate Ogbor Hills Aba.

Location: Ogbor Hills

Ego ole ka Ana ego Ala
Nani 375,000 maka okara plot
750,000 maka otu plot

Title: Registered Survey and Power of attorney

Promo! Buy 3 Get 1 Free

Crime › Re: UNIZIK Graduate Dies After She Was Poisoned By A Guy She Turned Down by landforeast(m): 2:31am On Jul 24, 2020
Chai I am in pain right now, see beauty see brain. Nwunye ndi kpatara ego naim one useless food seller dey even dey chyke come still carry poison givam. He will never know peace all his life. Cursed soul.
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 1:33pm On Jul 23, 2020
7 Reasons why you must invest in Awka
1. Awka is one of the fastest developing Capitals in Nigeria.
2. Awka has huge Human and Material Resources.
3. Lands in Awka are relatively cheaper when compared to other Cities in Nigeria.
4. Lands in Awka will appreciate at a very speedy rate in few Years to come.
5. Awka is fast becoming a Mega City with heavy Government presence, Infastructures.
6. Awka is surrounded by large market.
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 5:00pm On Jul 22, 2020
The progress of Ala Igbo is our collective responsibility, invest in Igbo Land
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 5:53pm On Jul 20, 2020
Ala Igbo ejebego
Kedu ihe I na eche
Izuta Ala na eme ndi na emepe emepe na Ala Igbo?
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 6:12pm On Jul 19, 2020
Ndi nzuzu na Eric ego ha na onu ebe ndi mara ihe na eji ego ha asuputa Ala were regharia oke onu na mgbe na adighi anya

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 4:47pm On Jul 19, 2020
Onodu umu Igbo na Obodo anyi a bu Nigeria ajoola njo, ya kpatara anyi I we sit na oge anyi ga eji edozi Obodo anyi eruola.
Bia zuta Ala na Ala igbo
Bia Rua Ulo GI na Ala Igbo
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 4:22pm On Jul 19, 2020
Oru na aga na Ike na Ike na Lush City Estate Aba

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 4:11pm On Jul 19, 2020
Happy Birthday Odogwu Nwoke
His reign as the Governor brought a lot of transformational changes in Anambra

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 11:26am On Jul 19, 2020
Ndewo umu Igbo
Politics › Re: 2nd Niger Bridge, Lagos-Ibadan, Abuja-Kaduna Can't Be Completed By Buhari - Reps by landforeast(m): 4:22pm On Jul 17, 2020
Bitter truth, when I passed Niger Bridge this morning and had a sight of second Nigeria bridge, I quickly conlcluded that the bridge cannot be completed any time soon.
Career › Re: Top 7 Skills You Should Acquire In 2020 by landforeast(m): 9:54am On Jul 16, 2020
Occurstaem:
Please I am interested in it.
Send a message to the WhatsApp No on my Signature. I will put you through
Career › Re: Top 7 Skills You Should Acquire In 2020 by landforeast(m): 7:32am On Jul 16, 2020
flyingpig:
This tale of griculture being Nigeria's future is getting stale and redundant. For how long will it continue and never be Nigeria's present. People who go into crop farming or animal husbandry face challenges such as bad roads, epileptic power supply, harsh economies and access to fertilizers, lack of lands and loans, and many more.

What is that UI/UX all about and how lucrative is it? I have a particular interest in video editing anyway but I'd like to be under your mentorship for the real estate.
My brother which ever way you chose to look at title, the opportunities in Agric have not been tapped. The value chain is endless, that is why I said it is the future not minding that Nigerian Government is paying lip service to it.

UX/UI Simple means User interphase design, they are in-charge of designing of the interphase of Apps, Machine, phones, all kinds of gadgets and even websites. They work hand in hand with Developers and other professionals.

As for Real Estate Mentorship please send a message to the No in my Signature below
Career › Re: Top 7 Skills You Should Acquire In 2020 by landforeast(m): 7:20am On Jul 16, 2020
My List
Real Estate (I can teach anyone interested free of charge)

Agriculture (Nigeria's future)
coding (You can now work remotely and earn dollars from foreign Countries. As many Companies now adopt tech and innovation. The demand for Developers is on the Increase. A junior developer earns between 60,000 to 100,000 dollars anually

UX/UI very Lucrative skill
Politics › Re: Castration Proposed As Punishment For Rapists By Kano Assembly by landforeast(m): 7:12am On Jul 16, 2020
SmartProf:
As much as I condemn rape, from my medical knowledge, castration won't stop male rapists from having an erection nor stop their sexual urge, it may only stop the production of sperm cells. I want to also know what will be done on female rapists? I hope they are considering the removal of ovaries (oophorectomy/ovariectomy), or bilateral tubal ligation...Then for corruption, especially stuffing of dollars in babriga, I think the culprits' hands should be amputated so that he or she will not be able to count and stuff future stollen dollars.
You are indeed a smart proof
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 6:45am On Jul 16, 2020
Ututu oma Igbo ndi nwe mmadu
Ekperem n'isi unu na Ubochi taa bu na Chukwu okike bi na eluigwe ga agozi unu nille mmaji puru mmaji.
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 7:44pm On Jul 15, 2020
Anyi nwere otutu Estate na Ebe ndi mepere emepe na Ala Igbo di. Ebe ndia ka anyi nwere Estate
Asaba
Owerri
Aba
Awka
Enugu
Nnewi
Oba
Uyo
Port-Harcourt
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 6:12pm On Jul 15, 2020
Ala Owerri Amaka mma

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 5:11pm On Jul 15, 2020

https://www.youtube.com/watch?v=3WKX4CIT02A

Umu Igbo ekelem unu oh, nkea bu Heritage Villas Estate di na Obosi na Ime Heritage State Anambra. Villas Estate bu nke anyi, were Oso na Ije Bia nweta oke gi na Estate a.
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 7:47pm On Jul 14, 2020
Ndi Nnewi unu adikwa njikere
Estate ohu ga aputa na Obodo Nnewi na oge na adighi Anya.
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 6:01pm On Jul 14, 2020
Oru na aga n'ilu na Estate anyi di na Aba

Politics › Re: Anambra Governorship: Ekwueme's Widow, Others Root For Soludo by landforeast(m): 5:24pm On Jul 14, 2020
Anambra is blessed with human resources
I will only support anyone with rich ideas and innovation on how to move Anambra to a greater height just as Umahi and Udom are both doing in their respective states.
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 8:31am On Jul 14, 2020
Umu Igbo ndi nkem ekelem unu oh, ka Chukwu okike gozie anyi nille, ihe obula anyi tinyere aka ga aga now oma, ndi ajo Mmadu agaghi ahu anyone Anya. Ihe oma ga agbaso anyi. Nke a bu ekperem nye umu Igbo nille no na ebe di iche iche na uwa dum.


KEDU KA COMPANY ANYI SI WERE ERESI NDI MMADU ALA

I he mbu onye choro igota Ala ga eme but I gave nisi ulo oru anyi di na ebe i choro izuta Ala were we ga na ebe Ala anyi di ka ijiri Anya gi wee hu Ala I choro izu. Anyi adighi anata ego obula maka I ga hu Ala anyi. Anyi nwere ndi Okwa ugbola azuru nke oma ka ha wee kowara ndi choro izuta Ala I he nille gbasara ala.

Oburu na onye choro izuta ala nwere afo ojuju na I he ohuru ka o gara Kiri Ala, o ga aga n'ilu were akwukwo ndebanye (Subscription form). Odi oke mkpa na onye choro izuta Ala guru nnoo akwukwo ahu now oma we're debanye aha ya nille now oma n'ime akwukwo ahu. Anyi Nwere akwukwo ndebanye maka Ala nille anyone nwere.

Onye Choro izuta Ala ga aga n'ihu were kwubanye ego Ala na Account Company Anyi. Anyi adighi anabata onye choro izuta Ala inkwunye ugwo na account Individual. Nani corporate account Company anyi ka I ga akwunye ugwo.

Onye choro izuta Ala nwere Ike ikwu ugwo Ala obere obere, onwekwara Ike ikwu ya otu mgbe. oburu na ikwuo ugwo Ala otu mgbe, company anyi ga enye hi akwukwo ndi

Akwukwo edemede ga egosi na anyi anatala ego ikwubanyere na account anyi. (Payment confirmation letter)

Contract of sale: Nkea but akwukwo ga egosi na onwere the jikoro onye choro izu Ala na company anyi na ihe gbasara izu Ala.

Payment Receipt


Ndi na akwu obere obere ga enweta akwukwo ikike ndi ozo karia ma Contract of sale, anyi ga enye Onye Choro izuta Ala contract of sale ma oburu na okwucha ugwo Ala ya.

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 9:07pm On Jul 13, 2020
Ilu igbo si na aku rue ulo okwue ebe osi, onwebeghi onye gotara ala mecharu kwaba ariri. Nke ka nke by na izuta ala na aka anyi, i ga araru ura doro edo maka na Company anyi kwesiri ntukwasi obi.

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 9:01pm On Jul 13, 2020
Umu Igbo ekelem unu
Estate anyi bu Lush City Estate ji Ike agwu.
Ala di na Estate a nwere Ike igwu oge obula maka na ndi na azu Ala na Estate a di otutu.
Kedu ihe I na eche, oburu na inweghi ego Estate a ugbua. Gbapu ya Oso na Ije kwua 150,000 ka I we nweta ohere na Estate a.

Celebrities › Re: Denzel Kelechukwu: Nina Welcomes A Baby Boy With Her Husband by landforeast(m): 1:13pm On Jul 13, 2020
Congrats Girl
May God protect the Mother and Child
Phones › Re: Social Media Is Ruining Your Life (I Quit) by landforeast(m): 12:01pm On Jul 13, 2020
Nigerians have a way of abusing anything that comes their way Social media is not exception. Some people met their life partner and bsuiness partner on these platforms. Try to see how you can use these platforms to make money not to waste your time with endless chats and stupid posts.
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 11:55am On Jul 13, 2020
Igbo ndi nwe Mmadu, ekelem unu
Ekelem ndi Igbo nille no na mba ofesi, elelem ndi Igbo no na Lagos, Abuja, Kano, Kaduna, Ndi Igbo no na Ala Igbo na ebe di iche iche na Obodo anyi Nigeria.

Achoro m iji ohere were chetaru umu igbo na odi oke mkpa ka anyi na ewelata aku anyi na uno. Kedu ka osi eme gi na obi ma oburu na ilota na Ala Igbo iwere hu na banyi na alaghachi azu na I he gbasara mmepe?. Obu ihe nwute na unu Igbo na aru otutu ulo di iche iche na ebe di iche iche na uwa Mana onwero now ha na alu na Ala igbo.

Asi na onye ajuru aju adighi aju onwe ya, ya bu oburu na anyi gbako aka onu, anyi ga eme ala Igbo oburu ebe ndi ozo na agbaje ka ha ga biri. Achorom iji ohere kelee ndi Igbo ndi na ewelata aku ha na Ulo, Obim sorom uso mgbe obula m gaghariri na Awka, Enugu, Owerri na Abakaliki wee hu na unu Igbo ebidola iwelata ego ha ulo. Oburu na ibu otu n'ime ndi Igbo ndi na adighi ewelata aku na Ulo, Biko chgharia ma chigharia maka na anuko amiri on oga ogbo ufufu.

Ka Chineke bi na eluigwe Igwe gozie umu Igbo nille na ndi nille na echere Mmadu ibe ha echiche oma.

Nke bu Osioma so na aka
Realtor Emmanuel we're abiara unu
Kpoturum na ekwenti ma oburu na ichoro I'ma otu I ga esi asuputa Ala na enweghi nsogbu na ebe di iche iche na Igbo
Politics › Re: City Of Cities; Akwa Ibom Kingdom Set To Decogest Lagos by landforeast(m): 9:57am On Jul 13, 2020
Akwa Ibom Makes sense, with Ibom Seaport on the way it is only a matter of time before Akwa I on gives Lagos a run for it's money. Udom Emmanuel is a performer, Awka Ibom people are Lucky to have such a man at the Hem affairs of their State
Education › Re: Yam Germinates In UNICAL Male Hostel While On Lockdown (Photos) by landforeast(m): 6:03pm On Jul 11, 2020
See how Nigeria University hostel is looking
This Country is sick both the Leaders and followers
Politics › Re: Proof That Reno Omokri Steals Posts From Nairaland And Use It On Twitter by landforeast(m): 5:50am On Jul 11, 2020
hardbody:
Help me advise them ooo.

Every mention some people get na to abuse, Later they will be expecting some form of help from no where, when you have already abused your source of help and ridiculed him to high heavens.
It is unfortunate, that is one of the characteristics of a faceless forum. They hide behind the anonymity it provides to carry out such nefarious behaviour
Politics › Re: Proof That Reno Omokri Steals Posts From Nairaland And Use It On Twitter by landforeast(m): 1:28am On Jul 11, 2020
If only You know the Calibre of men Here, you go fear, to even quote them go dey fear You. I remember a Client I met here, when I was talking with him I taught it was just an ordinary client untill he drove down to our office with his luxurious ride. He is the type of Client that buys Land without inspecting it, immediately he saw the plot layout and the documentations he made outright payment. Chairman was very busy that he could not even see the Land that day. Nairaland is blessed with all Calibre of men.

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 (of 43 pages)