₦airaland Forum

Welcome, Guest: Register • Login • With Google • Trending • Recent • New

Stats: 3,345,355 members, 8,516,971 topics. Date: Wednesday, 11 November 2026 at 03:07 PM

Toggle theme

Landforeast's Posts

Nairaland Forum › Landforeast's Profile › Landforeast's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 10 11 12 13 14 15 16 17 18 (of 43 pages)

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 12:30am On Jul 11, 2020
Mentcee:
You'll go far.

Adim impressed.

Jisie ike

Konseptua iji agaghi agho gi afia
Obi bum anuri na okwu nkasi Obi gi a
Chukwu Gozie hi nke ukwu
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 12:28am On Jul 11, 2020
Mentcee:
You'll go far.

Adim impressed.

Jisie ike

Konseptua iji agaghi agho gi afia
Dalu Nwanne Mmadu
Ka Chukwu gozie hi nke ukwu
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 6:47pm On Jul 10, 2020
Umu Igbo ibem ndewo nu
Ka Chukwu gozie anyi nille
Obum bu Mazi Emmanuel
Oru mu bu interested gi aka, ma gbazikwara gi otu I ga esi egota ala na Ala Igbo ma obu ebe ndi oso na Obodo anyi but Nigeria na enweghi nsogbu obula
Crime › Re: James Nwafor: "I Killed Your Son & Nothing Will Happen" - Awkuzu SARS by landforeast(m): 11:16pm On Jul 08, 2020
This matter should be adequately investigated and let justice prevail. Enough of this insensitive wasting of Souls in this Country
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 10:37pm On Jul 08, 2020
Oru na aga na Estate anyi nille no na Nigeria

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 10:01am On Jul 08, 2020
Ndi oru na aru Uzo mbata na otu Estate anyi di na Lagos

Politics › Re: Pastor Impregnates Daughter Three Times by landforeast(m): 9:56am On Jul 08, 2020
How can a man sleep with his fresh and blood
Things dey happen oh
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 6:06pm On Jul 07, 2020
Anyi na enyekwa aka ruoru ndi mmadu Ulo na ebe obula ha choro ya

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 8:21am On Jul 07, 2020
Arrewa:
mechie onu!! Onweghi ihe di na Enugu...

Enugu joro ezigbo njo...
Nwanne Mmadu ma Enugu, ma Anambra, Abia, Imo na Abia ha nille mara mma. Anyi but ofu Ife, Biko kanyi kwusi nkewa a, ka anyi nille gbako aka wee Mee Ala Igbo ka oma mma. Udo diri gi
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 5:38pm On Jul 06, 2020
Onwebeghi onye gotara Ala na aka anyi na adighi enwe oke onu. Enweghi ihe dika omonille ma man obi ndi nwe Ana na ebe Ala anyi di.

Politics › Re: Ize-Iyamu: I Was A Member Of Pyrates Confraternity But Didnt Pour Acid On Anyone by landforeast(m): 8:03am On Jul 06, 2020
He have a very serious work at hand
He need the Services of a competent PR Firm to launder his image
It is even too Late except Federal might came to his rescue but I doubt if it will be easy because of Obaseki incumbent power and the fact that some of his colleagues in APC have given him their anoiting and Osho is not on ground to raise his hand
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 7:50am On Jul 06, 2020
Ndi be anyi ekelem unu oh
Ka ubochi taa fotere anyi ihe oma nyafu nyafu

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 7:35am On Jul 06, 2020
Ututu oma umu Igbo

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 5:10pm On Jul 05, 2020
Ima na
Lush City Estate di nso na
Absu Satelite Campus
Abia State Polytechnic permanent Site
Obu ihe ndia kpatara Ndi Mmadu ji agbaje ka ha Zuta Ala na Lush City Estate Aba
Politics › Re: CNN Mentioned Hushpuppi by landforeast(m): 12:54pm On Jul 05, 2020
kenzysmith:
if husppupi dies today he dies a fulfilled man he always wants to be the star of attraction he is having it now in full dose. cubana priest and emoney right now
Don't glorify crime, if he die today he died with a global dented image. What legacy will he leave behind for his children?
Politics › Re: CNN Mentioned Hushpuppi by landforeast(m): 12:53pm On Jul 05, 2020
Nothing like legit hustle
Nairaland scammers shebi una dey watch this drama so
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 11:02am On Jul 05, 2020
Otu I he mara mma na ebe izura Ala di bu na ego Ala (value) adighi ada ada kama o na arigo kwa Ubochi.
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 9:59am On Jul 05, 2020
Igbo Ndi nwe mmadu ekelem unu oh
Ekperem na ubochi taa bu na Chukwu okike bi na eluigwe ga agozi anyi ncha, dobe anyi ndu. Anyi ga amu omumu, ihe obula anyi na ayo Chukwu Olisa, O ga emezuru anyi ya. Anyi agaghi anwu Kama anyi ga adi ndu wee mezue Ihe nille Chukwu zitere anyi ka anyi Mee na uwa.
Utu oma ndi nkem
Ka chi fotere Sunday fote Ihe oma
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 4:39am On Jul 05, 2020
Ujo adighi ya ma ncha
Ngwa ngwa ikwuchara Ugwo Ala gi, anyi ga ekewanye gi obosara Ala gi. Nye kwa gi document nille gbasara Ala gi. I nwekwara Ike ibido iru ulo n'ala gi.

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 4:06am On Jul 05, 2020
Ndi ma ihe ekwe na aku Ugbua ji nwayo nwayo na ewelata ego ha na Ulo were na egoputa Ala. Ezi Oyi kedu ihe I na eche. Soro ugbo Ndi oma bia ka izuputa Ala gi na Ala Igbo

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 3:23am On Jul 05, 2020
Igbo Ndi nwe mmadu, oburu na Ichoro izuta Ala na omaricha Estate a di na Aba Ana akpo Lush City, Biko Biko mee ngwa ngwa ka emeghara odachi maka na Estate a nwere Ike ogaghi adizi na ahia na Onwa na abia abia maka na ndi na agbaje ka ha gota Ala na Estate a Erika nne

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 2:15pm On Jul 04, 2020
Nke a bunch Ala Anyi no na Owerri
Aha ya bu Cedarwood City. Ebe Ala no amaka, o no nnoo na uzo si Onitsha gaba Owerri.

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 2:10pm On Jul 04, 2020
Ikewasi Ala adighi egbu oge ma ncha
Ngwa ngwa I kwuchara ugwo ala gi, a ga ekewanye go Ala gi. Inwekwara Ike ibido iru ulo n'ime ya.

Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 10:53am On Jul 04, 2020
Genu nti nuru Okwu ndumodu a

https://www.youtube.com/watch?v=t558yjgikqg
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 9:52am On Jul 04, 2020
Justbehave:
Ole size otu plot unu?
Size otu plot anyone by 464Sqm maka State Ndi di na Ala Igbo
Ala now no na Lagos na Ogun State building 600Sqm.
Nwanne Mmadu ndewo
Anyi nwere Ala na ebe di iche iche na Ala Igbo, Anyi nwere na Asaba, Awka, Enugu, Owerri, Aba, Port-Harcourt, Obosi, Uyo. I he magburu one ya bu na Inwere Ike ikwu obere obere we kwucha ugwo Ala Gi.
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 9:49am On Jul 04, 2020
Frankdaz9:
umunnem ekelekwa m unu. Biko achoro m obosara ala n' Awkuzu ma o bu ebe obula di na Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu University, ebe nwere Ike iluru umuakwukwo ebe obibi.
Nwanne Mmadu Nnewo oh
Ulo olu anyi enweghi Ala na Awkuzu Ugua, Mana agam agwa GI ma oburu na onwe nke m huru.
Mana anyi nwere na Awka, ebe Ala Awka ahu di Amaka, o di nno na azu Unizik. Obu ebe di mma iwube ebe umu akwukow ga ebi. Kpom na akara ekwentia 0.8.0.8.0.6.7.6.5.3.6 ka anyi kparita Uka
Crime › Re: Hushpuppi Faces Up To 20 Years Imprisonment In US by landforeast(m): 9:36am On Jul 04, 2020
dkdmy:
Chai.... so till 2040? Crime no good o
I think they count it morning and day
Not sure though
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 5:05am On Jul 04, 2020
Ndi gotara Ala, enwetago Ala ha
Odighi egbu oge ma ncha ncha, ozigbo ozigbo ikwuchara Ugwo, I ga enweta Ala Gi.

Politics › Re: Anambra Community Roads Constructed By Obiano (pix) by landforeast(m): 8:09am On Jul 03, 2020
Iam coming
Romance › Re: Should A Lady Marry A Man With No Job? by landforeast(m): 10:47pm On Jul 02, 2020
The way African Carry marriage for head
All they do is to breed children like they are in a competition with each other. We are 21st century but with a 14th century mentality
Politics › Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by landforeast(op): 10:41pm On Jul 02, 2020
IduNaOba:
Ebe ka ụlọ ọrụ unu dị n'enugwu?
Abụ m onye Anambra mana ebi m n'enugwu
Ulo Olu anyi di na no 5A Liberty Estate Phase 1 Independence layout Enugu. Mgbe obula i ga aga mee ka mu mara. Ekwe ntim bu 0.8.0.8.0.6.7.6.5.3.6
Ndewo Nwanne mmadu

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 10 11 12 13 14 15 16 17 18 (of 43 pages)