Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,154,956 members, 7,825,000 topics. Date: Saturday, 11 May 2024 at 11:02 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (344) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (471584 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (341) (342) (343) (344) (345) (346) (347) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Esss(m): 3:04pm On Jul 26, 2007
Ndi Ohaneze, ekene m unu O!! Ndewo nu

Ke ka unu me??
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:28pm On Jul 26, 2007
My Good people of ohanaeze, agu go m ihe nile onu dere na ihe bu nkpa onu. To see how desperate guys di na i banye na ulo ukwu nke ochichi ala anyi, ha eme go coup for the president yet to be. O nu echetaghi na obu 2016 ka m nga aba nye na ochichi. Ndi na eme overtrow na ndi na aza first lady and ndi budgeti, anya odi kwa onu mma biko nu. I published the list of my cabinet members to be which is subject to change and as it stands now ahu go m ndi choro i wuru m nsogbu and agaghi m e stick to the list anymore but first lady remains unchanged.
romeo:

it is an honour to serve the women of our land grin grin grin grin grin
You are now transfered to Men affairs. i he i huru dia gi ewere. Ikomism remains for security and babyo will take care of  finance ministry.

Ndigbo ekene m o nu.

nna nwokem a banuru m. so o bu ya mere nji bia with aha maka obu eze ama na aga echi echi. So to take the tittle from now adighi bad at all. See You guys in Aso R.

Udo diri onu nile.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:45pm On Jul 26, 2007
cheeeeeeeeeeeeeeeeeee shocked shocked shocked shocked biko nu onye wu tasiana. chinekemoooooooooooooooooooooo nwa a eburugo mkpuru obi m oooooooooooooo shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked

inshort, o buzi muna ya hooo haaa. and BabyO try-a i-blocku this move a ga m aba ya ezigbote ogu. chei, chineke chetala m taa cheesy cheesy cheesy cheesy

toshmann nwachinemere cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:02pm On Jul 26, 2007
toshmann:

toshmann nwachinemere cheesy cheesy cheesy
nwachinemere ebe umu agbobia di. ifele o na eme kwa gi. isi na i ga eme coup obu ebe tasi romeo no ka i ga eme the coup. jiri nwayo ka ofe di oku zoro gi nri. Okwa i wu malabite.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 6:15pm On Jul 26, 2007
Presido na toshman

Ochu nwa okuko nwe ada nwa okuko nwe wewe oso! Ogwuna ka okwu ha m n'onu.
Ka chineke mezie okwu. lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:26pm On Jul 26, 2007
tasiana:

Presido na toshman

Ochu nwa okuko nwe ada nwa okuko nwe wewe oso! Ogwuna ka okwu ha m n'onu.
Ka chineke mezie okwu. lipsrsealed
ama m na ogwu go gi na onu ka romeo bata ogwozi nke foronu. nye kwa toshmann warningooooooooo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:48pm On Jul 26, 2007
presido1:

ama m na ogwu go gi na onu ka romeo bata ogwozi nke foronu. nye kwa toshmann warningooooooooo.

warning gbakwaaa oku. a na eji amu ogologo amaja agadi nwanyi? a hula m ihe chineke kwadoro m, cheesy onweghi ike ekwensu ga anapu m ya. kpom kwem.

ala mbano lekwa nu m oo cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:55pm On Jul 26, 2007
toshmann:

warning gbakwaaa oku. a na eji amu ogologo amaja agadi nwanyi? a hula m ihe chineke kwadoro m, cheesy onweghi ike ekwensu ga anapu m ya. kpom kwem.
ala mbano lekwa nu m oo cool
mbano anoghi kwa na this one, lekwa ka romeo mere gi ono na ala ahu egbe. hie kwe aka abou na anya ebe tasi romeo no. Romeo bia lekwa i he choro i me ebeaooooooooo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:10pm On Jul 26, 2007
toshmann:

cheeeeeeeeeeeeeeeeeee shocked shocked shocked shocked biko nu onye wu tasiana. chinekemoooooooooooooooooooooo nwa a eburugo mkpuru obi m oooooooooooooo shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked

inshort, o buzi muna ya hooo haaa. and BabyO try-a i-blocku this move a ga m aba ya ezigbote ogu. chei, chineke chetala m taa cheesy cheesy cheesy cheesy

toshmann nwachinemere cheesy cheesy cheesy

Ok dear.
k'am mechie kwa onu ukpaka mu anunwa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 8:14pm On Jul 26, 2007
Hmmm

Nekwanu obara mgbani enu na akwado ime some boys ebea o!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:22pm On Jul 26, 2007
Vitastraka:

Hmmm

Nekwanu obara mgbani enu na akwado ime some boys ebea o!
Major General Vita kee ije, okwa gi choro i kwatu gomanty m ma mbanye na ochichi, o gaghi erere gi. Chukwu amaghi kwe.

@tasi ndigbo obukwa picture giaoooooo, onweghi kwa part two. asi kwam ihe tosh nwamama gi na acho gi ka visa amelika. babyo mekwa anya ka ifuru ha biko.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 8:50pm On Jul 26, 2007
unu gaa eji ochi meruo mmadu ahu na threadia ma unu akpachapuru owen9onwe ) unu anya.

Tosh BUHAHAHAHAHAHA, onwere nut puru gi na isi LOL

Presdo the presdo, achorom from back, u might be an imposter lol
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:00pm On Jul 26, 2007
biko nu umu ojo aka m di kwa ocha n'ebe tasi m noo grin grin

the lady is not looking bad at all hmmmmmm, tosh biko chowakwa onye o ga a bu gi na ya maka na ike adighi m since presido nyere m umuada na aka cheesy

ndigbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:02pm On Jul 26, 2007
first lady m na nke ndi nigeria ke kwanu, isieseun anara go m aha ejiri mara but this one will become popular soonest.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:04pm On Jul 26, 2007
gini ka imere nwoke ofe mmanu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 9:08pm On Jul 26, 2007
babyim agala warri , by the time m finishiri with isiewu ahu, oga ama whats up
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:13pm On Jul 26, 2007
nnenneigbo:

babyim agala worry, by the time m finishiri with isiewu ahu, oga ama whats up
That why i talk of you everywhere i am. Just were ya nwayo with the ofe oil guy na obukwa onye IJABU ODE.
romeo:

gini ka imere nwoke ofe mmanu?
Don't mind the guy. i wrote something wey him no like, at least he for caution me first now. ke ka i mere romeo, toshmann ji kwe iwe bia tata na acho kwa ibanye 18 yard box.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 9:19pm On Jul 26, 2007
ok just because obu onye ijabu ode or whater u call it, ka m gbachi ya nkiti lol

toshman na romeo ga etinye ukwu na ofu trouser buhahahahah. tosh meaniri business ooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:24pm On Jul 26, 2007
nnenneigbo:

ok just because obu onye ijabu ode or whater u call it, ka m gbachi ya nkiti lol
toshman na romeo ga etinye ukwu na ofu trouser buhahahahah. tosh meaniri business ooooo
mere ya ebere biko ama m na odi gi n'wute maka itreatia ya ka odigi na obi nigeria ga eyi ya ka somali. tosh agacha go ya foro ya olula. i am watching from the side.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:26pm On Jul 26, 2007
a whole presido ka baniri na obodo o na achi? maybe ndi na planni coup na admin di na mma grin grin grin

nnenne onweghi kwa onye mu na ya ga etinye ukwu na ofu pant
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 9:31pm On Jul 26, 2007
well unu etinyechaala ukwu tinye jara, ka ujo o di gi? i won't be surprised
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:36pm On Jul 26, 2007
romeo:

a whole presido ka baniri na obodo o na achi? maybe ndi na planni coup na admin di na mma grin grin grin
ana m asuspeti sometin, romeo akagi di ya and vita nkea si na ya bu General. Let me konsult ikemba nneni.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:37pm On Jul 26, 2007
tasiana:

Presido na toshman

Ochu nwa okuko nwe ada nwa okuko nwe wewe oso! Ogwuna ka okwu ha m n'onu.
Ka chineke mezie okwu. lipsrsealed

lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed

onwere onye furu my name there?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 9:40pm On Jul 26, 2007
romeo:

lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed

onwere onye furu my name there?
readia btw the line romeo, obuzikwa gi.

i love that saying of nwa okuko na nwewe oso ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:44pm On Jul 26, 2007
ke kwanu ote osi ga akpo gi ahu, romeo odi ka ibuzi mazi egwu, eji kwe mu agwa mara gi, stand up ka nwoke na efufe oto anyi mmamiri.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 9:48pm On Jul 26, 2007
presido1:

ke kwanu ote osi ga akpo gi ahu, romeo odi ka ibuzi mazi egwu, eji kwe mu agwa mara gi, stand up ka nwoke na efufe oto anyi mmamiri.

sweetie, what is this supposed to mean? biko kowa ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:51pm On Jul 26, 2007
biko onweghi oge m biara ebe a si unu na m choro tasi, and that is not topic. if tosh wants her who is romeo to stop it? she is not my sister and i don't want to continue talking about her when she is not here
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 9:52pm On Jul 26, 2007
bloodi gi ebidogo i boil small small again. hmmm
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:53pm On Jul 26, 2007
i can't kowasiate any further, guo ya ofuma baby i ga ahota i he m meaniri oh
romeo:

biko onweghi oge m biara ebe a si unu na m choro tasi, and that is not topic. if tosh wants her who is romeo to stop it? she is not my sister and i don't want to continue talking about her when she is not here
nwokem na play we d play and she hersef no say dis thread na for ndi egwuru egwu. grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 9:57pm On Jul 26, 2007
na wah, echekwa m na egwurukwa myself.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 10:00pm On Jul 26, 2007
***** just peeping***** meanwhile, ekele m unu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:03pm On Jul 26, 2007
Uche2nna:

***** just peeping***** meanwhile, ekele m unu
just nara kwa d ekele ma na ekele kwe gi back. kedu ka i mere. and stop giraffing peeping

(1) (2) (3) ... (341) (342) (343) (344) (345) (346) (347) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 34
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.