Toshmann's Posts
Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 229 230 231 232 233 234 235 236 237 (of 261 pages)
toshmann:i meant hewu!!!!!!!! (exclamation, not goat) |
@all biko hapu nu 2fine4me, o bu maka m ka oji tinye foto ahu. 2fine nwanyi obioma ![]() ewu!!!!! ![]() |
@2fine4me please, please,please, it is not everybody that talks to you that you must reply. some peeps are so idiotic that replying them may make you look idiotic. when a naked mad man slaps you, removes your clothes and starts to run in the street, what do you do? do you run after him? or do you turn to get another set of clothes to cover yourself? run after him naked; the world will be convinced that both of you are mad. i rest my case. b4 the stupid interruption; biko rapu nye ara ahu; i was talking about obi gi nke mara ezi nma. kedukwanu, nyenum ihe m ga eji akpo gi. |
@2fine4me nne m ooooo. ewu, lekwanu obi |
babyosisi:ima kwa ebe nne m no? nne m no na elu igwe ugbua. oteeela aka ohapuru anyi. o bu so so ili ya di na ime obodo anyi ka anyi ji eche ta ya. ya mere, k'am juo unu ozo, mpa m obu pope? @2fine4u nwa nne m i bu ezigbote asampete. ewooo, foto nke ugbua ee? o na echu m ura ![]() hewu, toshmann efuola nuooooo ![]() |
ta ta bu Sunday,I hope y'all went to Church. Chineke di nma. mpa m obu pope? |
edygirl:o ga akwutakwa ugwo o ![]() translation---he has to pay o |
haaaaa!!!!!!!!!!!!! guys leave us alone oooooooooo what could be the problem. what's wrong with all of you. leave our private thread pls. read but dont disturb please. |
snooker:continues------- blames hitler for loosing the 2nd world war 20-1 |
guys, if i may ask, who is the terrorist and who is not. IDF destroyed homes in lebanon, hezbolla is said to be paying $10,000 per home destroyed to rehabilitate the southern lebanese. poner ![]() |
babyosisi:ndi salamaleko ujo onaghi atu ha? ha makwa onye an'akpo toshmann nwa mama, agbusi gbara otele 1, obele nsi n'emebi ike 1, ga ga n'ogwu 1, anwu anwu no na mmadu 1, agbara ahuru gbuo mmadu 1 of mbano, eju n'efe efe 1 of igboland. aga m eji aka omaricha m chineke nyere m tigbuo ha ebe ha n'eti alakuba. jee jukwaa ase onye nwa nne gi bu ![]() |
PLEASE THIS THREAD IS A PRIVATE THREAD U GUYS ARE TRESSPASSING ![]() |
mukina bukwa nu onye? o bu obere nwa. toshmann agaghi emebi umuaka nke oyibo n'akpo child abuse. egwuregwu k'anyi n'egwu. o mee m alukwaghi m (divorce) nkea bu zi freedom ka m ga chubazie asampete 2fine4me. a ga m aga bite ego eji alu asampete. ![]() asampete nwanne m ekwekwala ka onye birila ego luo gi o i mee nke a, i ga atagbu onwe gi n'ahuhu. o ga ebigide ego oooooo rue mgbe olulu gi na ya ga agwu ![]() |
ka chi foo |
hewu nwa nne m iwe ewela gi.o bu otu osi dim ugbua amaghi m ihe m n'eme |
the word terrorist is not allowed by ![]() |
eddy nwa nma obu n'aka gi ka m si wee muta kwa ihe ozo ida aka n'obi putara. ebe obodo anyi idaka n'obi putara ihe ozo o |
chinekeeeee umunne m ejidela nu mooooo ![]() onye ahu abughi queenu m ooo. obu obele nwa muna ya na egwu egwu chei umunne m nwanyi ndi a egbuola nu m taaa o. chei, muwa wu toshmann nwa mama efuolanu taaaa ooo |
chineke meeeee!!!!!!!!!!!!!!! 2fine4me egidela m o na threadi ozo ebe m na achu nwanyi ooooo efuola m oooo mana 2fine4u, obughi kwa mukina ka m na ekwu okwu ya na m huru weee kporisia ukwu na okwute. mukina bi na gambia, obia beghi wales mbu. na nairaland ka'm hurur ya . mana obu so egwuru egwu ka anyi na egwu. kedu ka toshmann ga esi achu nwa n'erubeghi afo iri abuo. obu nu ihe ndi oyibo na akpo child abuse, imebi umuaka. onye ahu m huru wee kporisie ukwu no na mahadum cardiff, ebe m na agu akwukwo. agara m ga ichukwa nwa agbogho omaricha ahu mana okuru m ugba n'isi m wee were anya ihere pua ebe ahu osiso gaa ulo nkwu ga golu otu iko mmaya weee daa onwe m aka n'obi. ![]() |
babyosisi: babyosisi o dika imaghi onye nwanne gi toshmann bu oburu ibite ego, aga m aga bite ego, oburu iga oshi aga m aga oshi oji-egbe-aga-oshi. . mgbe oge ruru, aga m enye gi akwukwo ka i wee bia igba nkwu toshmann nwa mama na nwanne anyi asampete kama umunne anyi ga alusi ndi ocha imi ogologo ha bia luo umunne ha nwoke na nwanyi. ![]() udo dikwa o. toshmann echewabeghi uche ilu nwanyi oooo. |
chei nwanne anyi nwanyi 2fine4u bu nno ezigbo asampete. oge obula m biara ebe a a ga m agariri na profailu ya ga kili foto nke o debelu ebe ahu. nne i bu akwa nwa o. |
kedu kwanu nke gbasara nwa nne anyi nwayi, edy nwa nma, akwa ugo, asampete na onye aha ya bu saddam? eddy lekwa ma nwoke a oji ogwu ![]() anyway, nsogbu adighi, omee ihe obula gbawojuru gi anya, i ma ihe i ga eme. kpoturu toshmann nwa mama, agbusi gbara otele 1, obele nsi na emebi ike 1, osi na nwata buru ogaranya 1, ka'm nyuo ya mmamiri n'isi. gosi ya na anaghi eji umu ada igbo egwu egwu ebe onye dika toshmann nwa mama ka di ndu. ndi nile na emere anyi anya ufu n'ebe a, ha ga esi n'anya ha nyuo nsi, and ha agaghi anyu nsi na ada dim. nani nsi otololooo ka ha ga n'anyu, anya ga agba ha obara. umu anuofia. administrator anyi so cha ndi m n'ekwu ihe a. ya bu administrato bu ezigbo anuofia nwuru anwu. onye mgbati afo nsi. otele reekwaa ya. nke a unu na akpo saddam, enwe beghi m ihe m ga agwa ya, untill m'anu na edy nwa nma na ebe akwa. oge ahu ka oga ama na umuigbo di ike umu asampete chukwu gozie unu o. |
heeeee, asampete 2fine4me kedu ka imere? hewu akwa mma m ooo ya kelee chineke ya na obi di toshmann nwa mama uto taa. agara m eji ya wee sie ofe ogbono n'abalia. osi na m nwere onu ojoo( achigbuo m onwe m ooo ) nsogbu adighi |
edy nwa nma, ida aka n'obi miniri ihe ozo na obodo m oo ![]() |
the way france was screaming cease fire!!!cease fire!!!!! we thought they had better plans, now many days after the commencement of the cease fire they could only give 200soldiers.lol is it to guard a secondary school or what? |
but the lady has been embarrased publicly, i only hope they gave her public apology. |
edygirl:edy nwa nma, aga m ada gi aka n'obi n'efu. igaghi akwu ugwo. aga m ada gi aka n'obi site na ututu rue n'abali. eziokwu m nile aga m adagidegi aka n'obi weee rue oge muwa bu toshmann nwa mama ga ebido kwuba gi ugwo ida aka n'obi. obioma diri gi(iseeeee). @ babyosisi, heheheeeeeee!!!!!!!!!!!! edy i bu akwa. a muru gi mbosi uka. obughi babyosisi amuru mbosi chineke na ewe iwe. mana achoghi m iwesara babyosisi iwe maka obu nwanne m nwanyi. ewepu edy nwanma, toshmann gara ita babyosisi aru n'otele ya taa.ta ya nno aru, tasie ya ike, tara ma nsi ma obara ma anu di ya n'otele were sie ofe ogbono. achigbuom onwe m. umu asampete nsogbu adighi, ahuru m unu nile n'anya. udo di. lezie kwanu anya ka unu buru kwa ndi asampete na ndu ebighebi(iseeee) |
o bu ihe kpatara o ji di mkpa ka ikwu o toshmann ugwo ka on'emere gi ihe ochi. k'am gwa ndi alakuba ahu n'akpasu gi iwe ka ha ga nwuo ra onwe ha n'efu ndi obi onugbo |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 229 230 231 232 233 234 235 236 237 (of 261 pages)





