Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,284 members, 7,954,120 topics. Date: Friday, 20 September 2024 at 12:41 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here (33483 Views)
Ézè Ǹrì gi gá Frontier Culture Museum | Nigerian king to visit FCM / Igbo Union Yorkshire Calling On All Igbos Resident In Yorkshire / To All Igbos! :d (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (Reply) (Go Down)
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by moondust(m): 6:05pm On Sep 04, 2007 |
o di ka afa otutu agwula na nairaland. Kedu cute-ass na me zaynab, na youngies? anyi anubeghi afa otutu unu? |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by echelon(m): 6:39pm On Sep 04, 2007 |
@moondust Mmadu enwere ike ide aha otutu ozo? Ihe m mi aju bu maka na obu nani otu afa otutu ka mu onwe m nwere. |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ochiaha1(m): 8:36pm On Sep 09, 2007 |
@babyosisi, e gwa sirin ndi mbammiri okwu oma, ha ahu chala nmai ima he ha neme E bu ada afor nde Igbo @freewilly, a guolam gi : "Ada Ugo". Afa eji na kelem bu : "Ochi-aha" dalo nu !!!! |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by echelon(m): 8:47pm On Sep 09, 2007 |
Ochi agha, Oke afa , Afa dike odighi nfe |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by moondust(m): 12:51pm On Sep 18, 2007 |
e change e la m afa otutu m, a na m aza zi bu "Mgbadike o ti pai pai" |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ogalanya(m): 11:03am On Oct 13, 2007 |
my title is 'mmanwu na-ana ibe ya ego' 1 ( the masquerade dat collects tithe from other masquerades) |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by echelon(m): 12:15pm On Oct 14, 2007 |
ogalanya: Nna, afa gi a bu oke afa. I bukwa nnukwu mmanwu! reminds me of one song by Oliver De Coque Enwere nnukwu mmanwu nwee oti mkpu (x2) Nnukwu mmanuwu puta, obodo awara oso Oti mkpu a na-eti Gidigidi bu ugwu eze! |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by augustluv(f): 6:06pm On Oct 14, 2007 |
Nke m bu mmiri mma 1 of igbo land |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ogalanya(m): 5:37pm On Oct 15, 2007 |
Daalu nwannaa, echelon |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by barikisu(f): 1:01pm On Oct 16, 2007 |
say wat? |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ibrahiem(m): 1:50pm On Oct 16, 2007 |
i'm just ibrahim but my mum gave me da title name ''nwa ka ibe ya"meaning a child greater than all others. i wonder hw a hausa guy got this name from his hausa mother |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 3:20pm On Oct 16, 2007 |
otele ka ibe ya 1. e nweghi m part 2. ebe e jedebere.(last bus stop) |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by nycilbaby: 9:46pm On Nov 02, 2007 |
Afa otutum bu "mmiri riri enyi 1" of oyi local govt in Anambra (The water that swallowed an Elephant).How una see'am? |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by fesse(f): 12:40pm On Nov 03, 2007 |
Aha m otutu nke m bu; Ada Oma Eji Eje Mba 1 of IgboLand |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by chanty: 1:16pm On Nov 14, 2007 |
aha otutum bu 1 ada obodoyibo 2 enenebe ejighi olu 3 sonwa 4 godigodi nwa |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by chanty: 1:17pm On Nov 14, 2007 |
aha otutum bu 1 ada obodoyibo 2 enenebe ejighi olu 3 sonwa 4 godigodi nwa |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by chanty: 1:18pm On Nov 14, 2007 |
aha otutum bu 1 ada obodoyibo 2 enenebe ejighi olu 3 sonwa 4 godigodi nwa |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by echelon(m): 12:33pm On Nov 15, 2007 |
fesse: Ada e ji eje mba i hope you know what that really means? |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by Oby1(f): 4:27pm On Nov 15, 2007 |
Ekele mu unu Afa otutu mu bu NWA ADA CHUKWU |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by bookruman(m): 6:17pm On Nov 16, 2007 |
Nkem bu: Gburu-gburu 1 of Igboland |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 2:59pm On Nov 17, 2007 |
bookruman:gbupu aso.fiakwa ajurum aju buko.you are nothing but AMU RERE ERE 1 OF OKALA IGBO. |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by bookruman(m): 6:28pm On Nov 18, 2007 |
Ifyalways nwanyi-oma, omama-asa-ahu!! Onwere ihe mmere-gi? Iwe ona ewe-gi or what? Abum nwoke nke amama nu'waa, gburu-gburu. |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 9:02pm On Nov 18, 2007 |
bookruman:hahahahahha heheheeheheheheheh lekwa ndi bribe ! onye kwara gi zaaa afa ka gi eeeeeh?i buru nwoke amama n'uwa gburugburu ole ihe i si nna gi burzia?oke afa na egbu nwa nkita buko. anyway o nweghi ihe i mere m.ma a chotara gi aha di nma,nke bukwa ya size em em em cracks d head seriously hmmmn o biala,with the power bsetowed on me,i hereby declare you the" O HURU NWANYI JU NRI 1 OF IGBOLAND' hahahahhahahhaaa hope you like this one |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by otele(m): 9:11pm On Nov 18, 2007 |
otele nwuru anwu the Ist of umuotele . . . . . . |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 9:14pm On Nov 18, 2007 |
does it putara that the otele is only useful for ahuru na nsi? chei i for the oppressors of otele n'ihi na ha amaghi ihe ha na eme |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by bookruman(m): 2:54pm On Nov 19, 2007 |
Ifyalways, tufia kwa gi!!! Yawuru ogwu, ogi hi erere gi, Mgbo piapu kwa gi isi. Ewu can-beer. Ina kpari an honorable man like me. Egbe buru kwa-gi. hahahahhahaha |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 3:06pm On Nov 19, 2007 |
haaaaahahah eeheeeeeeehhhheh ochi front and back gini mere na some ppl a naghi ekwu eziokwu?gini mere eziokwu ji ama some ppl ura na nti?ie i likeri,e jiri ya mara gi bukonu umu igbo o bunu njo eeeeeeeeeeeeh? mbara ya ndi awo ijiji ya ndi singing bookruman ya ndi honorable o huru nwanyi juu nri 1 of igboland a na m ekele gi ooooooo |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by Merinoz(m): 6:48pm On Nov 22, 2007 |
Kwezu o nu, ! Aha otutu m bu "Gburu gburu" 1 of Igbo Land. |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 12:01am On Nov 23, 2007 |
Merinoz:o dikwa egwu ! onye puta o zaakanye otu afa ka ha nu.ole onye nooo mgbe i chiri ya?ole ebe i gbara gburugburu gi gaaaa?o dikwa egwu ! ebelebe igba |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by chanty: 3:16pm On Nov 24, 2007 |
echelon kedu ihe ina ekwu |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by NANYA1887(f): 4:49pm On Dec 20, 2007 |
This thread really makes me regret dat my Ibo isnt so fluent, is dere any1 willing to help me out here cos DAMN Y'all r so fluent!!!!!!! Well,mine is EZE NWOKE of IGBOLAND! P.S:I'm a girl,hope u all get d joke! |
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by Nobody: 1:40pm On Dec 24, 2007 |
Agwo turu mbe |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (Reply)
Marriage Btw A Nigerian Girl And An Indian Guy (any Objection)? / The Magic Of Calabar And Their Women / No Cooking With Fire In Benin Kingdom On Sunday
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 24 |