Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,267 members, 7,818,924 topics. Date: Monday, 06 May 2024 at 08:12 AM

All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here - Culture (6) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here (32208 Views)

Ézè Ǹrì gi gá Frontier Culture Museum | Nigerian king to visit FCM / Igbo Union Yorkshire Calling On All Igbos Resident In Yorkshire / To All Igbos! :d (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (Reply) (Go Down)

Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by moondust(m): 6:05pm On Sep 04, 2007
o di ka afa otutu agwula na nairaland. Kedu cute-ass na me zaynab, na youngies? anyi anubeghi afa otutu unu?
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by echelon(m): 6:39pm On Sep 04, 2007
@moondust

Mmadu enwere ike ide aha otutu ozo? Ihe m mi aju bu maka na obu nani otu afa otutu ka mu onwe m nwere.
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ochiaha1(m): 8:36pm On Sep 09, 2007
@babyosisi, e gwa sirin ndi mbammiri okwu oma, ha ahu chala nmai ima he ha neme grin

E bu ada afor nde Igbo smiley

@freewilly, a guolam gi : "Ada Ugo".

Afa eji na kelem bu : "Ochi-aha"

dalo nu !!!!
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by echelon(m): 8:47pm On Sep 09, 2007
Ochi agha,  Oke afa ,  Afa dike

odighi nfe
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by moondust(m): 12:51pm On Sep 18, 2007
e change e la m afa otutu m, a na m aza zi bu "Mgbadike o ti pai pai"
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ogalanya(m): 11:03am On Oct 13, 2007
my title is 'mmanwu na-ana ibe ya ego' 1 ( the masquerade dat collects tithe from other masquerades)
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by echelon(m): 12:15pm On Oct 14, 2007
ogalanya:

my title is 'mmanwu na-ana ibe ya ego' 1 ( the masquerade that collects tithe from other masquerades)

Nna, afa gi a bu oke afa. I bukwa nnukwu mmanwu! reminds me of one song by Oliver De Coque

Enwere nnukwu mmanwu nwee oti mkpu (x2)

Nnukwu mmanuwu puta, obodo awara oso

Oti mkpu a na-eti

Gidigidi bu ugwu eze!
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by augustluv(f): 6:06pm On Oct 14, 2007
Nke m bu mmiri mma 1 of igbo land
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ogalanya(m): 5:37pm On Oct 15, 2007
Daalu nwannaa, echelon
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by barikisu(f): 1:01pm On Oct 16, 2007
say wat?
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ibrahiem(m): 1:50pm On Oct 16, 2007
i'm just ibrahim but my mum gave me da title name ''nwa ka ibe ya"meaning a child greater than all others.

i wonder hw a hausa guy got this name from his hausa mother grin
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 3:20pm On Oct 16, 2007
otele ka ibe ya 1.
e nweghi m part 2.
ebe e jedebere.(last bus stop)
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by nycilbaby: 9:46pm On Nov 02, 2007
Afa otutum bu "mmiri riri enyi 1" of oyi local govt in Anambra

(The water that swallowed an Elephant).How una see'am?
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by fesse(f): 12:40pm On Nov 03, 2007
Aha m otutu nke m bu;
Ada Oma Eji Eje Mba 1 of IgboLand
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by chanty: 1:16pm On Nov 14, 2007
aha otutum bu
1 ada obodoyibo
2 enenebe ejighi olu
3 sonwa
4 godigodi nwa
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by chanty: 1:17pm On Nov 14, 2007
aha otutum bu
1 ada obodoyibo
2 enenebe ejighi olu
3 sonwa
4 godigodi nwa
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by chanty: 1:18pm On Nov 14, 2007
aha otutum bu
1 ada obodoyibo
2 enenebe ejighi olu
3 sonwa
4 godigodi nwa
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by echelon(m): 12:33pm On Nov 15, 2007
fesse:

Aha m otutu nke m bu;
Ada Oma Eji Eje Mba 1 of IgboLand

Ada e ji eje mba i hope you know what that really means?
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by Oby1(f): 4:27pm On Nov 15, 2007
Ekele mu unu
Afa otutu mu bu

NWA ADA CHUKWU
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by bookruman(m): 6:17pm On Nov 16, 2007
Nkem bu: Gburu-gburu 1 of Igboland
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 2:59pm On Nov 17, 2007
bookruman:

Nkem bu: Gburu-gburu 1 of Igboland
gbupu aso.fiakwa ajurum aju buko.you are nothing but

AMU RERE ERE 1 OF OKALA IGBO. wink
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by bookruman(m): 6:28pm On Nov 18, 2007
Ifyalways nwanyi-oma, omama-asa-ahu!! Onwere ihe mmere-gi? Iwe ona ewe-gi or what? Abum nwoke nke amama nu'waa, gburu-gburu.
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 9:02pm On Nov 18, 2007
bookruman:

Ifyalways nwanyi-oma, omama-asa-ahu!! Onwere ihe mmere-gi? Iwe ona ewe-gi or what? Abum nwoke nke amama nu'waa, gburu-gburu.
hahahahahha heheheeheheheheheh lekwa ndi bribe ! onye kwara gi zaaa afa ka gi eeeeeh?i buru nwoke amama n'uwa gburugburu ole ihe i si nna gi burzia?oke afa na egbu nwa nkita buko.
anyway o nweghi ihe i mere m.ma a chotara gi aha di nma,nke bukwa ya size em em em cracks d head seriously hmmmn o biala,with the power bsetowed on me,i hereby declare you the" O HURU NWANYI JU NRI 1 OF IGBOLAND' hahahahhahahhaaa hope you like this one wink wink wink
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by otele(m): 9:11pm On Nov 18, 2007
otele nwuru anwu the Ist of umuotele . . . . . . tongue
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 9:14pm On Nov 18, 2007
does it putara that the otele is only useful for ahuru na nsi?

chei i cry cry cry for the oppressors of otele n'ihi na ha amaghi ihe ha na eme wink
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by bookruman(m): 2:54pm On Nov 19, 2007
Ifyalways, tufia kwa gi!!! Yawuru ogwu, ogi hi erere gi, Mgbo piapu kwa gi isi. Ewu can-beer.
Ina kpari an honorable man like me. Egbe buru kwa-gi. hahahahhahaha
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 3:06pm On Nov 19, 2007
haaaaahahah eeheeeeeeehhhheh ochi front and back seat teeth egboula m grin
gini mere na some ppl a naghi ekwu eziokwu?gini mere eziokwu ji ama some ppl ura na nti?ie i likeri,e jiri ya mara gi bukonu umu igbo o bunu njo eeeeeeeeeeeeh?

mbara ya ndi awo
ijiji ya ndi singing
bookruman ya ndi honorable

o huru nwanyi juu nri 1 of igboland a na m ekele gi ooooooo wink
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by Merinoz(m): 6:48pm On Nov 22, 2007
Kwezu o nu, !
Aha otutu m bu "Gburu gburu" 1 of Igbo Land.
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by ifyalways(f): 12:01am On Nov 23, 2007
Merinoz:

Kwezu o nu, !
Aha otutu m bu "Gburu gburu" 1 of Igbo Land.
o dikwa egwu ! onye puta o zaakanye otu afa ka ha nu.ole onye nooo mgbe i chiri ya?ole ebe i gbara gburugburu gi gaaaa?o dikwa egwu !


ebelebe igba grin grin grin grin
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by chanty: 3:16pm On Nov 24, 2007
echelon kedu ihe ina ekwu
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by NANYA1887(f): 4:49pm On Dec 20, 2007
This thread really makes me regret dat my Ibo isnt so fluent, is dere any1 willing to help me out here cos DAMN Y'all r so fluent!!!!!!!
Well,mine is EZE NWOKE of IGBOLAND!
grin
grin
P.S:I'm a girl,hope u all get d joke! grin
Re: All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here by Nobody: 1:40pm On Dec 24, 2007
Agwo turu mbe grin

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (Reply)

Obas Council Gives Olugbo Four Days To Withdraw Statement Over Superiority / Tips On Dating A Nigerian Man / You Are Wearing Fake Crowns- Olubadan Tells 21 Newly Crowned Kings Of Ibadan

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 21
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.