Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,158,358 members, 7,836,463 topics. Date: Wednesday, 22 May 2024 at 08:15 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (525) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (472637 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (522) (523) (524) (525) (526) (527) (528) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:03pm On Aug 11, 2008
Mortiple:

@Agaba,
Nwanne, otu isi ago ofor (ekpere) na amasim nke ukwu. Dika aha gi siri di, ina ago ofor ka nnukwu mmanwu (seasoned masquerade). Jide kwa nke iji. Asim ya dikwaragi mma.

ChinenyeN, Darfur, Romeo, Presido, Ifyalways (onye m na afubeghi nbu ma fuya nanya) grin, nakwa umuIgbo ndi ozo, nodu nkeoma.


Ndewoo nna. Onye fee eze, eze eruo ya aka. Udo diri gi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:01pm On Aug 11, 2008
igbo ekele m oooooooo
Ma ndi ukwu ma ndi nta,ndi "otu a" na ndi "otu e" udo diri onye o bula.
@Mortiple,mt e-lover,nsogbu adighi,otu echi anyi ga ahu cheesy
Igbo ndi nwem,Ya gazie kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:28am On Aug 12, 2008
chei, mbano eee, onye no ya o cheesy toshmann nwa mama n'ekele o

@faketan/agaba4I9 grin

nwanne, i na elekwa olympics. fake eh, elerem female volley ball US vs Cuba, ndi a yi nani panti na bra cheesy
otogbuola m o grin grin grin
imakwa m legide ihe a eeh, ahu emewe m otu-obu-otu-obu grin grin okwa ima ihe m meaniri cheesy

ajukwala m ndi meriri nu, amaghi m, owughi ihe m lega cheesy fake lekwa umuoma wink

umuasa, bia lekwa ndi cuba ihu ndi a eeh, inshort, i ga adaba n'ime tv gi grin grin grin grin
chei, olee the next game grin grin grin(female volleyball only)

nwa mama grin grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:51am On Aug 12, 2008
Chei Toshieeeeeeeeeeeeee, nwanne m efugooooooo
O bu beach volley ball ka I na-ekwu maka ya? O nani panti na bra ka a na-eyi eme di thing.
a di m sure na Inyukasiro boxers gi.

Toshi omere agadi nwanyi n'ukwu ngwo. Nwa amama kpachara anya gi n'ihi na ihe no n'ime panti umunwanyi na-egbu egbu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:12pm On Aug 12, 2008
oooooooooooooooooooooooh choochi.
biko ndi egwu boolu ununwanyi nkea dikwa disgracing sad sad sad sad chei,ihere ejulam anya.
okwa Pres i hula ihe i causeru?e wezuga afo ime a i tubaram,okwa m kara eso aku this egwu ugba?o gagahi adi otua ma o buru na anom na dat egwu sad sad sad sad
@all,igbo dalu nu sad angry sad
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 6:15pm On Aug 12, 2008
igbo kedu nu?

@ifyalwayz

lngtym bbz kedu ka imere? kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:33pm On Aug 12, 2008
longgg time no anya,Chi-bekke.a naokwam ya cheesy
I si ka i bia leta anyi tata?ya gaziere gi.akwukwo na oru kwanu?
ndeewo ooooh,egwu boolu umunwanyi 9ja na olympics a na eme mu obi ojoo angry
Chi i should have been there,juo Ikomi,a dim good na booolu cheesy
Lekwa ihe ndi Argentina mere anyi cry cry cry okpo ato chara acha sad sad sad
Chi obim di hottt sad sad unu jie mu ejie b4 m mebie sumtin cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 6:52pm On Aug 12, 2008
adikwa mu mmaoooo. akwukwo na aga nke oma smiley
lol, so iwu onye boolu? dat makes da 2 of us then cheesy
anam agba ezigbo boolu o.
but we made a mistake sha, we shud hv applied, ga zi ds ppl hw 2 kick da ball grin grin grin
anyway, ka anyi havuo hope na ihe ga adimma.
biko obi gi adikwala hott, lol. ya di atleast warm. ihe ga adicha mma. anyi na ejie gi biko emebikwana sumtin abeg cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:59pm On Aug 12, 2008
lol,ok chi,a nwuru m pure water ugbua cheesy
di obi a juola oyi. obiajululugo
ke anyi werenu ndi nke nwoke nwee hope undecided lekwa even Togo e butego medal,Nigeria ka gba aka sad
ndia sef angry angry anyway,Chi gini ka anyi ga emekwanu?uwa bu paw paw.
bebe,ma ga nwurutu mmai biko,ndi oweeri si "ma mu tarama ugba nwurutu mmai,ndi uyo elu,ha rurima " cheesy
laterz kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 7:04pm On Aug 12, 2008
ifyalways:

lol,ok chi,a nwuru m pure water ugbua cheesy
di obi a juola oyi. obiajululugo
ke anyi werenu ndi nke nwoke nwee hope undecided lekwa even Togo e butego medal,Nigeria ka gba aka sad
ndia sef angry angry anyway,Chi gini ka anyi ga emekwanu?uwa bu paw paw.
bebe,ma ga nwurutu mmai biko,ndi oweeri si "ma mu tarama ugbua nwurutu mmai,ndi uyo elu,ha rurima " cheesy
laterz kiss

lol hapu ma sista! anywayz laterzz kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:36pm On Aug 12, 2008
lee ijiji da bolu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:58pm On Aug 12, 2008
ifyalways:

oooooooooooooooooooooooh choochi.
biko ndi egwu boolu ununwanyi nkea dikwa disgracing sad sad sad sad chei,ihere ejulam anya.
okwa Pres i hula ihe i causeru?e wezuga afo ime a i tubaram,okwa m kara eso aku this egwu ugba?o gagahi adi otua ma o buru na anom na that egwu sad sad sad sad
@all,igbo dalu nu sad angry sad

ify kedu otu presido si tuwa gi ime ebe faketan bu senior resident nime panti gi? ify idikwa sure na i na ekwu nke bu truth. maka ama m na ihe fake toro correct ogologo. grin

emechaa the truth ga agba
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:02pm On Aug 12, 2008
toshmann:

ify kedu otu presido si tuwa gi ime ebe faketan bu senior resident nime panti gi? ify idikwa sure na i na ekwu nke bu truth. maka ama m na ihe fake toro correct ogologo. grin

emechaa the truth ga agba
Onye juru gi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:09pm On Aug 12, 2008
agaba123:

lee ijiji da bolu
onye juru gi angry angry angry
toshmann:

ify kedu otu presido si tuwa gi ime ebe faketan bu senior resident nime panti gi? ify idikwa sure na i na ekwu nke bu truth. maka ama m na ihe fake toro correct ogologo. grin

emechaa the truth ga agba
Fake putara dia on da 3rd,Pres daba on the 5th,afo ime daba on the 4th,ole onye nwe ya? cheesy
nna biko hapum,Pres nwere potentials of making ezigbo di karia Fake cheesy a choghim story,onwere onye ji afufu eme nganga?uwa oma a kpolam ihu.
Fake bu First bank.truly the first but NOT the best
Pres bu UBA.big,strong and reliable
cheesy grin cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:26pm On Aug 12, 2008
ekwenkugba grin grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:23pm On Aug 13, 2008
igba sad cheesy wink smiley grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:10pm On Aug 13, 2008
fake lee,

ilekwara female volley ball nke russia na georgia. . . cheesy

ala mbano ee, fake eh, i hu umuoma ndi a eh, ahu mere m otu-obu-otu-obu grin grin grin
infact ka m kwuo eziokwu, by the time m lechara the game, ihe ahu akwurula surugede grin grin
amaghikwa m ndi meriri grin , ajukwala m grin , owughi ihe m lega grin grin grin

bikonu olee the next game cheesy

olympics unu agbaliala o cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:17pm On Aug 13, 2008
toshmann:

fake lee,

ilekwara female volley ball nke russia na georgia. . . cheesy

ala mbano ee, fake eh, i hu umuoma ndi a eh, ahu mere m otu-obu-otu-obu grin grin grin
infact ka m kwuo eziokwu, by the time m lechara the game, ihe ahu akwurula surugede grin grin
amaghikwa m ndi meriri grin , ajukwala m grin , owughi ihe m lega grin grin grin

bikonu olee the next game cheesy

olympics unu agbaliala o cheesy
Bia bikonu unu si anyi agaghi acho nwa dibia nzu anya ka a mara ihe emere Tosh. Ihe a agbaghi aka (pum pum umuaka ahu dikwa bad sha, I no blame you.

O bu ihe agworo agwo ma O bu nke ekere eke, anyi ga-emebi ya. Bia toshi eeh mgbe de thing kwuchara oto kedu ihe imere? kwuo eziokwu? Ijere gboo ncha ka Ijere city center?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:55pm On Aug 13, 2008
lol, nwanne, ebe a abughi UK, ndi america anaghi asi city centre ka ndi UK, ebe a ha na asi downtown. mana agaghi m downtown, ihe m mere wu na abiaram . . . . . . . .gini ka i choro inu tongue

emere m ihe ahu i gara eme grin

fake mu o cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:27pm On Aug 13, 2008
toshmann:

lol, nwanne, ebe a abughi UK, ndi america anaghi asi city centre ka ndi UK, ebe a ha na asi downtown. mana agaghi m downtown, ihe m mere wu na abiaram . . . . . . . .gini ka i choro inu tongue

emere m ihe ahu i gara eme grin

fake mu o cheesy

Nwanna kpoo okwu afa. Onwero ife ga-emenu. Presido kwuo m kporo ya metro police
lol
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:09pm On Aug 13, 2008
Ndi aruru ala abuo sad sad sad sad
Unu emebikwana umu oma dika anyi hia biko cheesy
Mana Tosh,biko,how did u mela di tin?i think i have to lee this volleyballs i na ekwu maka ya ,ole mgbe a ga agba di next one?
@igbo niile birikwanu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:50pm On Aug 13, 2008
ify amaghi m oge aga agba the next one. o spirit na a-guide m oge obula m tinyere tv oburu volley ball mgboto cheesy
otogbuola m grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:09pm On Aug 13, 2008
Biko tapu-nyem di spirit,nne gi anwula .
d spirit of mgboto volleyball.roflmao
Biko ,is this a familiar abi na unfamiliar mmuo? cheesy cheesy cheesy cheesy
I must lee di next volleyball,spirit or no spirit.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 9:09pm On Aug 13, 2008
ekene'm unu oooooooooo cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:10pm On Aug 13, 2008
mgboto owerri, grin grin ka obu mgboto russia na georgia.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:13pm On Aug 13, 2008
Eze aruru ala na onwe ya cheesy cheesy
Mgboto Georgia na russia.
kedu? angry angry angry
@jenny,anyi na anu
Pres?jenny aputala ,iriputa ka ariri. o bughikwa nani Agaba na anu ishi nwanyi na threadia,u follow cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:22pm On Aug 13, 2008
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:04pm On Aug 13, 2008
Bia mgboto Arochukwu takia time dia.
Onwere ego ndi scotland ede arochukwu na ahu ya and some calabar towns.
I go post am to you grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:18pm On Aug 13, 2008
Owughi i postu ya,biko nyem di ego igwe cheesy
Pres a dim ime cry cheesy cry cheesy cheesy
Okwa ima ihe na ewutem ugbua?M na agafe everbodi a na eme imagine ihe m mere na otu siri mee di thing. embarassed
o buru nwoke,o buru nke Romy
o burukwanu nwanyi,Darfur ga akporo ya.
i have good reasons. tongue
Ka chi foo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 7:44am On Aug 14, 2008
ifyalways:

Owughi i postu ya,biko nyem di ego igwe cheesy
Pres a dim ime cry cheesy cry cheesy cheesy
Nkea ga abu ime okwa(Bush foul pregnat) hope u gat what i mean.
Nkea i'na anaghi akpotuzi aha fake/agaba, odikwa na mma? grin grin grin grin
nyway kedu nke gbasara m tongue tongue tongue onu m shaaaarrrrrrrrrraaaaaaaapppppp lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 8:42am On Aug 14, 2008
Igbo mma mma nu
Ochu nwa okuko nwe ada nwa okuko nwe we we oso!
Oga adiri igbo na mma.

@Ifyalways
Nne kekwanu? Dalu maka the info
@Ikomi
congratulations!Welcome to da club!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:12am On Aug 14, 2008
Lekwa nu tasieeeeeeeee romy oooooh
Tasiemuobi ke ohia chere gi since?
Ndewoo

(1) (2) (3) ... (522) (523) (524) (525) (526) (527) (528) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 39
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.