|
|
|
|
Politics › Re: The Agitation For Biafra-MASSOB (the Sun News) by cheruv: 1:04am On Dec 29, 2015 |
AlfaSeltzer: Can one hate oneself?
Please change the title of the thread to something like "Ikwerre Man Becomes MASSOB Leader", make some people quench. O bu eziokwu...biko vulu gbanwe isiokwu ahu ka ndi dika enahi na nwanne ya goodboiyy mara na onye iwhurōha buzi onye isi MASSOB  |
Politics › Re: The Agitation For Biafra-MASSOB (the Sun News) by cheruv: 1:01am On Dec 29, 2015 |
|
Politics › Re: Glaring Difference Between Igbo And Biafra by cheruv: 12:54am On Dec 29, 2015 |
TonyeBarcanista: @[s]OP you need to remove your mask. Ijaw and ALL ethnic nationalities in Rivers, Bayelsa, Cross river and Akwa Ibom are NOT and has never been Biafrans.
2. When Ojukwu declared is Biafra, he was Governor of Eastern state that exclude Rivers, Bayelsa, Akwa Ibom and Cross river. Old Rivers and Old Cross river were already created by Gowon.
3. We(SS) fought against Biafra because it was Ojukwu and his majority Igbo backers project.
4. Biaffra is an Igbo agenda though I may agree that not all Igbos are pro-Biafrans, but majority are. #Fact
This is thrashthrash[/s].... Your piece was the thrashy one not his!! Laghachi skūl!!  |
Politics › Re: Glaring Difference Between Igbo And Biafra by cheruv: 12:52am On Dec 29, 2015 |
DerideGull: Per the bolded, the above is a trash it comes. Gowon does not have the right to divide Nigeria without the consent of eastern region talk less abrogating eastern region of Nigeria. If he had such powers, there should not have been a civil war. Again, you are wastefully educated. Ozuzu azuru tonyebarcanista dika nri naeghezihu ofuma  |
Politics › Re: Glaring Difference Between Igbo And Biafra by cheruv: 12:47am On Dec 29, 2015 |
EzePromoe: [color=#DC143C]You've said it all. Many Nigerians (both pro-Biafra and pro-Nigeria) are so daft. Some of them are just taking advantage of their hate for the Igbos to tonguelash the Igbos under the guise of defending Nigeria's unity against Biafra. The truth is that not all Igbos are Biafrans and not all Biafrans are Igbos. Period![/color] Dedem,I biala?  |
Politics › Re: Breaking: Biafra Files Case Against Nigerian Government 29th Dec. by cheruv: 10:23pm On Dec 28, 2015 |
Ihere o naghi emedi rochas? |
Politics › Re: Glaring Difference Between Igbo And Biafra by cheruv: 10:00pm On Dec 28, 2015 |
Lekwa ala Igbo
|
Politics › Re: S’south Not Part Of Biafra, Kokori Tells MASSOB by cheruv: 8:25pm On Dec 28, 2015 |
TonyeBarcanista: oga even the Anioma exclude the Ikas and other edoid groups(but na them go talk for themmselves).
As for 'Igbos in Rivers" lol... I'm not aware of any. Etche is a distinct group. Them de always talk am(no be me talk am). Taa mechie onu!!!  Nkaferi gi akariala  |
Politics › Re: S’south Not Part Of Biafra, Kokori Tells MASSOB by cheruv: 8:22pm On Dec 28, 2015 |
ebucha: Kanu addad the Idoma nation in his map for 3 reasons. Food, security and solid minerals. A tribe of less than 2 million people, with so many battle tested generals. A tribe where every household must produce at least one military man should another Othman Dan Fodio or Ojukwu erupt again. The real Jews of Africa surrounded by Islam up north and Biafrans down south, that must stay awake to stay alive. F^U*C'K WITH THE BEST AND DIE WITH THE REST. Your piece is interesting... Ndi Igbo di nde 45...ndi Idoma erughi puku 700 n'onu ogugu. O gādi mma ihu otu ogu gādaputa n'etiti Igbo na Idoma gādi  |
Politics › Re: Is ISIS Moving Their Headquarters To Nigeria? by cheruv: 7:48pm On Dec 28, 2015 |
|
Politics › Re: Why Igbos Want South South So Badly In Their Biafran Project by cheruv: 7:34pm On Dec 28, 2015 |
Ndi otu "we SS"!  Ihere megbuokwa ndi Ovei'!! |
Politics › Re: Akanu Ibiam Int’l Airport: South-East Stakeholders Allege Sabotage by cheruv: 5:27pm On Dec 28, 2015 |
Maser: Best response to that chap! You're a genius... Naetu ya aha maka orure o naere umunne ya...echi I gaeso na ndi gākoto ya na ndi Igbo ozo. A sim jisike!  |
Politics › Re: Akanu Ibiam Int’l Airport: South-East Stakeholders Allege Sabotage by cheruv: 5:16pm On Dec 28, 2015 |
unibenstudent1: Shame on all of you ,so u all cannot buy bus for airport..and u are waiting for buhari to buy una common bus,igbo are very stingy,if buhari give them the bus,they will sell the bus and buy aba made bus...easterners should get out of nigeria... Ozugbo ozugbo!  |
Politics › Re: Akanu Ibiam Int’l Airport: South-East Stakeholders Allege Sabotage by cheruv: 5:04pm On Dec 28, 2015 |
DerideGull: Mgbe ndi ofe nmanu na ndi n'akpo isi ala buru ugba aghara bu ghide Stalla Oduah, Kedi ebe ndi ji ofo alaigbo zuchara Hapu ndi kporo onwe ha ndi ichie...mmiri oku ha sinyere nāgbo,mgbe o gboro ofuma ka anyi gaecheta ha. O bu ihe mere Kanu ji akpo ha Ohaneze ndi oshi na aturu!  |
Politics › Re: Akanu Ibiam Int’l Airport: South-East Stakeholders Allege Sabotage by cheruv: 4:54pm On Dec 28, 2015 |
greatiyk4u: Ifugonu ihe GEJ mere anyi... Ebe ole ka GEJ no mee gi ihnye o bu  Si naemere odo ugboelu akanu ibiam "international" bu nākutara ya na mgba nke GEJ bu onye nāha ogu  A si na o bu n'oge UMYA maobu OBJ,odo ugboelu Enugwu o gāri ishite "upgrade" ma o fogodu iza "international"  Biko gwam ihnye ozo!  |
Politics › Re: Biafra: Release Kanu Or Heavens Will Strike, Cleric Tells Buhari by cheruv: 2:15pm On Dec 28, 2015 |
omenka: If Pa Oyedepo is yet to fulfill his threat before the elections, who is this nonentity??
Besides, Nnamumudi Kalu said he doesn't believe in the Christian God and Biafra is his religion. He says one idol "Chukwu Okike Abiama" is his god, so, which "heaven" is this idiot talking about Efulefu!!  O dika o bu ndi Igbo naeme gi ji agbo ncha!  |
Politics › Re: Igbo (IPOB) Divide And Rule Mentality Is Becoming Annoying to we south south by cheruv: 2:10pm On Dec 28, 2015 |
Jenkizo: . Stop fooling yourself you hypocrits. Am an Idoma Man from Ogbadibo L.G.A of Benue state and with authoritatively confirm to you that there is similarities between the Idomas and Igbos. Am from Adupi in Orokam. We share boundary with Igbo-eze South and Udenu L.G.A of Enugu. You Biafra should stop that stupid propaganda of yours. How can the Idomas share thesame country with people who are experts in Arm Robbery, Child Trafficking, Baby Factory, 419s, Drug peddlers, Ritualist et.al. You are just dreamers. A nulam oo  Onye chokwaranu ndi Idoma na Biāfra  Hapu anyi ka rowa nro Biāfra ruo mgbe Chukwu Okike gaewete ya na mmezu Sorom jānu alaeze Zayonis ke Biāfra  |
Politics › Re: Leave Tompolo Or We Will Help America Fulfill Its Prediction-Buhari Warned by cheruv: 1:43pm On Dec 28, 2015 |
flozybk: oyiri nu nha metugae nu rishi...eberen meganu, chai gbaru e woru ye wurowu...chiokuke kpoi runhu Ochi atogbuolam  Onye ka ebere I megere  Ihere anaghi emedi ma gi na I maghi ebe I si...Chukwu Okike naewere ndi Iwhurōha iwe nihi na unu bu ndi ndīro ji malite ite ndi Igbo unyu n'ihu!  Mmanu petrol unu che na unu nwere ka nāηahari unu isi..mgbe o mikporo,ihe ahu nāηāri unu isi gākwusi. Lekwa n'afo 2016 mmanu ala gādaru $10...   |
Politics › Re: Igbo (IPOB) Divide And Rule Mentality Is Becoming Annoying to we south south by cheruv: 1:25pm On Dec 28, 2015 |
Ogbuefi2020: Dreamer. If there is a big family its the eastern region. If igbos should speak for themself alone, every tribe should speak for themself Na Biāfra nābia ni,anyi gāgbanwe ala...nwere Ijo niile nyefe Naijiria nata ha Anioma. Anioma no Midwest gābara anyi uru karia ndi Ijo no Eastern region  |
Politics › Re: Igbo (IPOB) Divide And Rule Mentality Is Becoming Annoying to we south south by cheruv: 12:58pm On Dec 28, 2015 |
PentiumPro: They won't leave you alone as long as you have access to sea and plenty oil and they don't, you are their closest neighbor. The reason they don't care about the Igbos speaking Benue and Kogi but will rather attaché by force with the ijaws, Urhobo and other numerous distinct and different people who have access to sea. The FG charged Kanu with trying to force SE,SS and the igaladoma communities of Kogi and Benue into Biāfra... And the last time I checked igaladoma isn't by the sea nor does it have oil |
Politics › Re: Biafra: Release Kanu Or Heavens Will Strike, Cleric Tells Buhari by cheruv: 12:08pm On Dec 28, 2015 |
aguizm: Thank u my brother.
Every sector of the country is in auto reverse but all we keep hearing is Dasukigate. Enyi banye ga buru nke gi oo...bubu anyarala nke ya puo 
|
Politics › Re: Biafra: Release Kanu Or Heavens Will Strike, Cleric Tells Buhari by cheruv: 12:03pm On Dec 28, 2015 |
Yujin: Don't rush. We will not start a war. We know what you vultures want and so will not grant it to you. You just be patient. Nigeria as we know her can never develop. Oh yes, she can't develop and so the accumulation of problems will weigh her down then your worst nightmare will come. Let me stop here. You can mock or loathe, it won't change anything. Nnamdi Kanu being in your custody is already a heavy weight on your government. You know the implication already. I naeme ya o no nso eru aka  |
Politics › Re: Akanu Ibiam Int’l Airport: South-East Stakeholders Allege Sabotage by cheruv: 11:50am On Dec 28, 2015 |
MrEverest: Nke a bu ihe ndi n'agba IPOB mgba okpuru n'aghotaghi IPOB ji ndu ha n'alutara ndi Igbo n'ile ogu na ala Nigeria. Ndi Ugwu na ndi Ofe achoghi oganiru anyi, ya mere oburu na ha achoghi nkewa, ha ga enye anyi oke nke ruru anyi ma obughi ya, anyi achiwa onwe anyi n'ala Biafra, Igbo Bu Oke Mba!!! Ihnye a bu ihem choro ka ndi Igbo kwenyere n'otu naijiria ghota..ndi a bu umunne anyi kwafuga obara ha ka echi anyi di mma,igonari ha vu ime ka anyi dika ndi iberibe n'anya ndi Awusa na Ovei'..kwado ha,ka anyi rie uru gaesi na ya puta. Chukwu Abiama gozie alaIgbo  |
Politics › Re: Akanu Ibiam Int’l Airport: South-East Stakeholders Allege Sabotage by cheruv: 11:35am On Dec 28, 2015 |
dmater: Gbó di anyi, echefula na óbu gi bu onye boro Ndigbo ebubo na ha tóró Falae? Kama gi na ndi afó nshi ebegi ga-aba Ndifulani tóró Falae ma gbuo ya ilu unu bia NL na ezuzu.
I werela okwu ugha gi bikwa ózó? Onye naejighi ndu ya kporo ihnye bu onye naege ndi Ofei' nti. Kama m gaege onye Ofei' ma ege inyo onye Awusa nwere ikwu  |
Politics › Re: Akanu Ibiam Int’l Airport: South-East Stakeholders Allege Sabotage by cheruv: 11:15am On Dec 28, 2015 |
|
Politics › Re: Akanu Ibiam Int’l Airport: South-East Stakeholders Allege Sabotage by cheruv: 11:07am On Dec 28, 2015 |
IGBOPRINCE: waiti we wan use federal prison do? Abeg parkwell..
The FG should dredge river niger bridge or imo river so that there will be assess to seaports and NPA present.
Why is the coal in enugwu state abandoned? This coal can generate 12500megawatts in nigeria.
We need federal roads in the east cos none for now. The only federal project in the east is akanu ibiam international airport and they still want to sabotage the airport.
Una wicked o Echi ha agwa anyi Otu Naijiria  |
Politics › Re: Akanu Ibiam Int’l Airport: South-East Stakeholders Allege Sabotage by cheruv: 11:05am On Dec 28, 2015 |
kITATITA: Did we just wake up to find that we are marginalized? Who marginalized us; the government of 16 years which we wanted to perpetuate in power or the government of 7 months? Why is it that our land is the only region where petrol never sold at its controlled price? What is the condition of Enugu-Onisha Road or Enugu-Port Harcourt Road or Owerri -Aba Road? Why didn't we ask our 'brother'; the Ijaw man to give us Biafra? Ihnye onye Ijo mere vu ime ka o dika anyi bu ndi Igbo o so na ihe a naeme na naijiria...tupu GEJ abia, o nwere onye Igbo chiburu dika onyeisi ndi aghāla(COAS) Yonatan mere ka o do ndi Igbo anya na anyi nwere oke na Naijiria...nke buhari site na okwu onu ojo ya n'ihe 97/5% lughasiri  a si na Ojukwu nwuru mgbe Yar'Adua maobu OBJ no ya,ha o gāri ime ihnye GEJ mere  Onye ajuru aju anaghi aju onwe ya...buhari ajula anyi,anyi ajukwalanu ya. Akuko Biāfra no ya tupu GEJ achiwa...mana o bu iberibe Buhari chiputara ya ukwu n'ama. A si na buhari gbachiri nkiti otu GEJ jiri mee,o nweghi onye gāri itupuru Kanu onu |
Politics › Re: Akanu Ibiam Int’l Airport: South-East Stakeholders Allege Sabotage by cheruv: 10:22am On Dec 28, 2015 |
jusRadical: O di-egwu. Mana o bu ndi dika onye na-achi imo state so na-akwado ndi na-akpagbu anyi. Hapu efulefu ahu nāchi steeti Imo... Iko ya ejuwele,mgbe o juru o gānu uda ya. Kwado ihe Biāfra a...nihi na o nāni ngiri a ha girige gaenyi anyi ihnye anyi choro n'ala a.ndi Awusa achoghi ka obodo la n'iyi,ya mere ha gaenyi anyi ihe anyi choro ka eme na Naijiria a |