Faketan's Posts
Nairaland Forum › Faketan's Profile › Faketan's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 26 27 28 29 30 31 32 33 34 (of 54 pages)
https://www.youtube.com/watch?v=iQ7mmMe4klQ Call me on not nine not and we will speak nokia to nokia Ok meanwhile check out the link |
Ify moo ewo. ebe m nokwiya. Mabanunu. Oyi agaghis atugbu gi o di m n'obi. Aga m ewere ahu m kpuchite gi. Anokwa m ebe di anya nu olu gbara bata. Nne, O di a no m ya. Ify oma. Oma uma asa aru. Enenebe ejeghi. I tozuru etozu. Onye m ji eme onu http://youtube.com/watch?v=uO_vFuzPJvc |
Na abuse you call am. Poster, my naija people no sabi abuse at all o. Go Britian chat room or discussion forum go see abusiieeeeee. Wetin, if we de abuse reach half other people no be for english. May be for our local lang. The truth be say all these people are very depressed. . . . .depressed pass average naija guy. . .them de look for avenue to unlish their depression on someone as them no get neighbour. Abeg make we no de critize ourself too much. Them go even abuse you for office if not for the police. I no support abusiee but say we too abuse, walahi, I no gree. In fact me I no sabi abusiee kpatakpata. . . kobankaba. . .yeewaaa. . .sanu nku |
Ify ooooooooooooooo http://youtube.com/watch?v=RFnD3uwKHag&mode=related&search= Gbachi Tosh nkiti. . .o na-acho onye o ga-arafu |
Ghettochyk, Ify m na-aju ese gi ify moo. Ejere m n'oge. Ichezo n' ikpotere mu n'oge . Omara obi. Ezi nwanyi di uko. http://youtube.com/watch?v=oOkxI2YtZXw nani gi nwe egwu a. Egwu eji, egovin nwa. ihe i na eme na elu bed kariri ihe onu ga-ekwu. Izuru ka eme uzo obula. Love akporola m laaa |
White Pu.s.sy=otu ocha |
Tosh nwanne m Nwoke. Ole ebe i gara. . . . mana nwanne mu na gi erughi ebe Ify m no Okwa I na aghota. bright Chimezie ka nna ya bu catechist na-asi ya ya etina egwu, ya asi ya "iel ikpewe ekperte cheta m, egwu akporlam lawa" Tosh Love akporola anyi lawa. O na inweghi anya ime mmuo. Anu a na-agba egbe O na-acho something,. O dika igbanwewala. Itinyeghizi condo. . o ka i were ya ghoria ndi I ga-aghori? Ify m esoghi ha. Obi moooooo ono m n'obi. Oji ugo, asa mpete nwanyi oma. Bite nu m oma. |
http://youtube.com/watch?v=0yjkkfPSgTI Ngwa lere egwu gbara. Aghobia mara mma http://youtube.com/watch?v=0yjkkfPSgTI Obi m, okwa gi nwekwa ma nkea http://youtube.com/watch?v=chbN5RL_rW8 Mgbe igechara uzo egwu ito a, I ga amata na m huru gi n'anya o no m n'obi |
egovin nwa, tomato jos, enebe eje olu, oji ugo, ugo bekee, si m kporo gawa. Hapu ndi Thomas ekweghi ekwe. Thom agaghi agwu agwu. Ma ogaghi ete ha hu nke kariri biati. Ihe mere bu anyi ga-alaba n'oge taa ka m were nwee ike gbatia gi ahu gi. Achoghi m ka ike gwu gi ozo. Ify moo, ahuru m gi na anya. ahuru gi nanya, ihe gi na-adi m mma. susuo m obi, onye m huru nanya, suo m onu , onye m huru n'anya. Ify moo |
Igbo bu igbo ekene m unu. Okwa unu nwekwazi akaa. Ify m kedu ka imere? |
Ewo love a gbawala m isi. nani okwu ikwuru emeela ka ahu siwe m ike. Ya foduzi mgbe i bisara m aka. Ify m. A ga-am ebu uzo dobe ya n'obi gi tupu m jewe ebe ozo. ngwa bido m aka n'azu, bido ebe ahu inu |
he ify mo, Achoro massage. Ahy na-egbu m mgbu ugbua Biko onye di m n'obi. bia metu m aka. Ka ahu di m mma |
Presido . . . . . .hapu anyi ooooooooooo |
O leekwaa ihe gbasara udele na baba. Kedu gbasara m na NHS. Mu na ify m kwu gidigbam. Ujo adighi, onye ahu di mma adighi acho dokita. Amara ify m ify m makwara m. I choro imata ebe m na-akpatu ya aka? O dikwanu ka ibu okenye na-acho okwu ee? O dimma Ijuo i zaa. Ebe osi anyi mamiri? (urethral opening) O ebe ahu ka i na akpatu nke gi? Ebe ahu awughi ya. I kpatu nwanyi aka ebe ahu i bunye ya oya maka na aka gi adighi ocha. Biko kwusi ya na odighi mma. Ebe nwantyi si anyu amiri pekwuru mpe nke ukwu. O nwere ebe ozo I choro ikpo aha pres, onye isiala. Kpoo ya na onweghi nti nuru kpochie. Kpoo okwu afa ma o bu i kpuchite onu. hapu mu na Ify m ka anyi na-enwe anuri nihi na o si na chi. . . . ![]() Ify m. . aha ndi kwesiri Presido. |
Odi eshi chahaa. kedu ka eke si anya anwu onye nke m? Amara na o na-adaba nke oma. Aka ibituru nabali toro m uto nke ukwu. Ya gaziere gi oooooooooo tomato Jos, egovin nwa. |
kedu ihe gbasar udele ya na baba. Ify m gbachi ya nkiti inu. Ochoo imata o je be emma. |
http://www.thisdayonline.com/nview.php?id=92352 Who said we are not brainy? First it was osita onuma smashing 120 years record at Imperial college London, now it is miss Effiong scoring 100% to smash 140 years record. I know Osita would have scored 100% but the conservative britain deducted 2 for the queen. Go naija go. . .corruption if only you will relocate openly to Britain where you came from. . we will be greater. In fact you have to go. Your visa has expired. |
Cherekwa tupu i deziwara m. a mara n'ighotara ihe m dere. O bu n'imaghi na 'i' di na nwanyi nwere kpom n'ala ya. ma ihe ndi ozo. . . ebe ikwesiri i tinye rikom elu na akara uda olu. O buru n'ibu onye nuru ihe, nuru gawa. I nugo. |
bollyk:one of the few special october babies. Just one day difference my friend. 11th october. |
Romeo o di ka i bu onye nuru ihe? I nuru ogogoro n'ehihie a? |
Dafur ihe di mma gi ikwuo, nke a ahu gbasara gi. |
Bata ka anyi laru ura. Chi ejigo. I ma udi efe i na-eyi obi ana aso m ify ify. . . oburozi paulina paulina |
Ify mooooooooooooooooo |
dafur onye ntisa. Ikwugidele tisa nke ozo, ibiakwala itisa nkea. Onye anya ukwu. I ga-ebi nala biri n'elu. |
Do you mean to write faketan? omg! Please you can make room for me ok. |
Iya iya. nnukwu akuko. nnenne na-amu isu igbo. Ngwanu uwa bia lere 41 ten nke nl. Ify gbachikwa ya nkiti o bu akpala okwu igbo nisi. Ify m o.Adi m nno mma. Ihe ahu di egwu oooooo. aga m eme gi ya ozo ma ichooo. Oji ugo nwanyi. achalaugo m. |
Hey Poske, thanks mate. I will really like to talk to you. |
Tosh mbanunu. I ga-ahapuru onye ebe a. Mbakwa I ga-aghi ala I ga-adi ndu were chota condom i na-acho. . . iseeeeeeeeeeeeeeeeeee |
Hello guys, Please i need some expert info on how treaury bills/bonds are traded in Nigeria. How risk free is it in nigeria? Is there anyone who has been involved in such investment before? I will appreciate it if you can give me some insight. Thanks. |
Mba presido ozugo. Kedu nke bu amu isi ya ike. Asiri gi na o bu nwoke. Ify m bu nwanyi zuru oke n'udi obula ichoro ya. Enenebe ejeghi olu gbachikwa ya nkiti inu. Onye m ji eme onu. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 26 27 28 29 30 31 32 33 34 (of 54 pages)