Faketan's Posts
Nairaland Forum › Faketan's Profile › Faketan's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 27 28 29 30 31 32 33 34 35 (of 54 pages)
Tosh ma oburu na ighotaghi ihe ije agwo putara, ihe o putara bu ije na-edoghi anya. |
Tosh a na m abia I chota gi na Wales. A ga m akporo ndi mba ano nile no na UK nihi ekwesiri . . . . |
ewoo. . . O ka osi me? Onye ka m buzi. Ify m o, onye di m n'obi. Ka m sikwa ma o buzikwa gi. Ihe gi na-adi m mma. Achalu ugo. O na-abu isusuo m onu o di m ka m kpara nku fegara ime eligwe. Ada igbo ndeewo. Tosh na dafur ntooo. Tosh onye anya ukwu, dafur onye anya ukw, i ga-ebi na ala biri n'elu? Presido, mbosi nta ka anyi chia n' owere nchi. |
A na m atu one abanye nime ala omara onye mbu. Omara otu m ha ogologo. Adighi m ocha nani mana onweghi mgbe m choro idi ocha maka onye ocha akaghi onye ojii mma. o nu ahu dimkpa ahu ogologo imi ya. nwanna jide obi gi aka. |
kedu ihe mere iji ekwu udi okwu a? Ngwa juo obinna. Jee were akwukwu a na-akpo juo Obinna guo, ma o bu isi akwu dara n'ala., ma o bu ukwa ruo oge ya o daa. mgbe i guchara akwukwu ndia. I bia m gwa gi ihe ozo I ga-eme. Igbo bu Igbo ekenem unu. |
How can a book content be a rumour. Do not worry you will buy the book. The name of the book is Jose Mourinho- a natural winner. it is not just a back page rumour. |
Hehe, O budu gi bu nwanyi amu siri ike. hehehe. . . .O di ka o gi ka m ga-achowa ugbua. Nne olee etu imere. ka m zawanu aha iguru m. #Ka m gwa gi ugbua, a choro m ichu gi. I ga-ekwekwa ka m chuta gi? Toshi bia le moooooooooo. Anu a na-agba egbe o na-acho condo. |
Tosh O nwere ihe nwanyi a amu siri ike kwuru gbasara gi mere m ji mara na aha i na-aza bu eziokwu. Tosh nwa ama ama, anu a na-agba egbe O na-acho condom, ma o bu O na-esi imi na panti umunwanyi. Asi ka ezewe gi eze. Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee o le gi now. Chakwara moto, ari nga ogbue gi. |
Echkwara n owbu so m mara na Tosh ji mma, amaghi m na ulo ewuru na-elu ugwu na-anaghi ezo ya ezo. a naghikwa ekpuchi afo ime ekpuchi. Tosh gbata oso bia nuru anu a na-agba egbe o nacho condom. . . Okenye eme nodu n'ulo ewu amuo n'ogbiri. Umunwanyi macha kidi Obuladi ndi amu siri ike. |
Even mour said that Chelsea fans are boring. he said that they do not know how to support a team. He said they are soft. Haha the special one has said it again. . . you are boring can't you hear that? |
Mour has said it again. He said Chelsea fans are soft, that are above average income eaners and cannot support the club well. . . oh snap |
E yaaa. . . .nwanne mmadu, kedu maka US na Ajegunle? Is snapping my malodourous brains out the cure for the your diagnosed ailment? please go ahead. Sniper Sniper. . . . . werekwa ya nwayooo gi na umu Aje. |
@Faketan Hot Razorr:It appears you now want to believe theSun. Or do we still wait for Pink sports? Sun might be controversial at times but which tabloid or paper is not? |
Sorry Owu babe, That is the bad thing in not understand our language OK. You saw Biafra and concluded that we want to seceed. we are not and if we want we will not be interested in oil. The oily rich countries are deep in corruption and under development. http://nigeriaworld.com/feature/publication/emeagwali/100507.html. So work hard and forget that ur oil stuff OK. Again The biafra mention in the thread, I was saying that no one was in the thread as if to say Biafran war is still on OK. |
Mgbe aluru agha biafra agagonu. Akaram asi ma ana-alu agha |
you didn't know she can be sooooooooo, what? penfold: |
Mbanunu. I no go shata ya head. Chukwu ewkela ngwere gbaa aji. A whole ada igbo. Daalu |
Ewoo. Omoge nnonu. Isi ka Icheta anyi taa. Otegokwanu. Aru odikwa? Biko jisie ike na-enyobata anya n'ogbe mgbe i nwere ohere. Udo diri gi |
ha ruo n'ehihie ha ruo na abali. O di mma. Nke onye nalu ya gaziere ya, iseeeeeeeeeeeeeeeeeeee |
I pray the sunderland game comes out good. You may want to read this interview granted by the S'land manager. http://www.thesun.co.uk/sol/homepage/sport/football/article302316.ece I love the it |
Kedunu ebe ndia gara? Umuigbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii. ekenekwa m unu. Nke onye na-eme ya gaziere ya. Tosh/ Ikomium? Presido, mmadu niile na-abia ogbe a. Nnonuuuooooooooooooooooo |
I like that. Get some balm to suit the pain Ok. |
Henry was synonymous to Arsenal. He was a miracle man. I think his divorce and stuff is unsettling him at Barca. Or may be cos they sold him cheap. |
Well they have locked the thread sha. It is really funny. I am suspecting someone who was mouthing some stuff in the thread. You know it is easy to just sign in with a diff username to cause trouble especilally when one is envious of another. I think the person was targeting you cos of your popularity. Never mind. At least I have seen where you refused requests for YIM or e-mail severally. Life is funny. |
Redsun, you are spot on. I have tried to say something like this before but men you put it exactly the way it is. |
Iice who hates you? |
Why am I just seeing this room. Gunners hiiiiiiiiiiiiiiiiiii |
Anyway everyone has his own source. Take a look http://www.thesun.co.uk/article/0,,2002390000-2007460252,00.html They said he said yes. I did not say so. |
Almost Arsenal-like footie from Chelsea? Hmm. Dreams are good. Not yet me bros. |
jaybaby:That's fine. Can you please fill in for her? I will not mind Jay babe wassup? |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 27 28 29 30 31 32 33 34 35 (of 54 pages)
