Faketan's Posts
Nairaland Forum › Faketan's Profile › Faketan's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 38 39 40 41 42 43 44 45 46 (of 54 pages)
Mikel was laughing at the pitch, what does stamford bridge look like on a rainy day? Rice swamp. So he should be used to pool football. Silly little thing. Makinwa and Uche Ike scored. |
ego mmanu |
https://www.youtube.com/watch?v=qgcZAE1ULYI This is why my good friend in one thread was complaining that he could not pull white girls at bus stops. |
nze bu na nwa, okenekwa. O di mma na ijere choro ihe afo ga-eri. Okwanu afo ekwghi ka ukwu zuru ike. Maka i nokaria n'ulo ihe acho elee gi anya nihu |
Is like you don't actually understand Igbo. I will teach you if you want. |
He aloib, kedu kwanu nke udene na baba. Olee ihe umu nne gi mere gi i ji akpo ha iyi? Mmanya ga-esere enyi na enyi okwu, ya tiwaa n'uzo. udo dikwara gi |
Tosh I latala. . . Mama Pilas obiagokwe I were drossi ya? I ma na o nwere ihe di iche na panti na drossi |
O buru m ka I na-aju echelon, a no m mma. Tuo m. . onye biri ka ibe ya biri. Olekwanu etu i di? |
Nna Mbe si na ejighi ehi akwa nne di na nso ma asikwanu ya weta ya bu ehi, ya enweghi ya. Agwo omeghi ihe ojiri buru agwo umu azi ewere ya kee nku. . . Okenye adighi ano n,ulo, ewu amuo n'ogbiri. Obu ihe ojoo I so mmuo gbuo mmadu soro ndi mmadu bia akwam ozu. Egbuo dike na ogu ulo, erue na ogu ama elote ya. Nke onye na-eme ya gaziere yaoo |
ndi igbo ndeewo |
Lovemajek, onye kworo ka ilu igbo si ato, otabiri aka. Ebe onye oso ruru ka onye ije ga-eru, mgbada gbala ihu echi bu nta. Oke n'ohi ngwere n'uzo, anyi ncha bu ofu. . . .Onye lee ka ozu dewere ihu, o begbue onwe ya na akwa. . . .Ukwa rue oge ya o daa. onye huru ukwa di n'elu, o were osis dutue ya, ogaghi aka aka wee daa, mgbe ahu chi ojo ariwa ibe ya elu. |
Oh Ok. Sorry drionelli. I thought "you from naija come" ( you are nigerian) |
Monshege daalu maka adamma. . . , Adamma tachara okporoko, ma pilas tachara okporo umu igbo. Onye 419 |
@ lawuyi. . . . . "told" them In fact "toldable" them. Africano my ass . . . baba junior and the next second she will screen on your head or mess you up even on the road. Pathetic! |
Pilas, onye si na ndi Igbo agaghi adi, ya buru okuko uzo lakpuo ura. Ma ikwusighi Ibia ira anyi okwu n'onu, anyi ga-agwa gi ihe ga-eme gi. Igwe bu ike. |
Onye na-eri awo ya rie nke gbara agba nke oga-abu akpoo ya ori awo ya aza. maka na onye na-amaghi ebe mmiri bidoro mawa ya apughi i matakwa ebe okwusiri ima ya. Ana agwa Ochi nti na-agha esula. Mbanunu, agha akara aka adighi eri ngwuro. Maka na ekwe kuo ama agba. Anu gbana taa echi bu nta. mbosi nta ka chia na owere nchi. Onye si na ndi Igbo agaghi adi, ya bukwara okuko uzo lakpuo ura. Ka chi foo |
Iseeeeeeeeeeee |
Echelon nwayookwa Oji nwayoo adighi emeru ahu. Were nwayoo na-achi ochi dooo |
Just lol. Aloib may be you can go ahead. nop |
oh boy wee dem born you? You no sabi speak pidgin? you go learn sha. Make u just try de peak one at a time. Na de only official language for naija. Easy |
@echelon. . . iseeee Ome mma na mma yi ana, ome njo na yi ana, ikwu amaghi ibe ezi ya nke onye metara o buru. Di ka m si kwu na mbu, na egbe nkanka nku abughizi nwata egbe. Itapia ilu igbo n' oyibo na-ewepu uto ya. iwere anya okeny lee ya i mata amaghi etu a ga-sei kworo onye ukwu wara. Ogaghi ekwe m omume. Daalu maka inabata m etu m siri di. Okwa ihe di be oke di be ogini, okwanu oke no n'ulo gwara oke no n'ohia na azu di na ngiga. |
It is pathetic. really pathetic. Well name could mean but does not mean respect. That is not morality. |
It is pathetic. really pathetic. Well name could mean but does not mean respect. That is not morality. |
@echelon, ya gaziere gi o. Inurujuru ara nne gi afo Obughi mmiri ara ehi ka eji zuo gi. Agaghi eji maka nwankpi gbaruru ihu hapu ikpu ya jee ahia n'ihi ngghari ka eji ere nwamkpi. I jee ebe itu ilu yoruba dika nke anyia, ha anaghi atapia ya.Nke anyi agahi adiche n'ihi na nke m diiche bu ajo aha. Tiwaranu m aku oyibo nsugbe ndi nwe m na ndi nwenu. Uhuruchi omanu. . . Ekelekwa m ndi nkanuzu. |
your narration is making me fantasize. I mean getting me steamy.lol Ok all right. I agree with you. |
It is more painful when you are disappointed by someone you have expectations from. he raised everybody's hope. The other thieves were there through the barrel of the gun. They were more like armed leaders(armed robbers). Anything goes with them and they do not make promises. They did what they liked. Obasanjo is a total joke. |
Ituchaa ilu igbo tapia ya n'oyibo, uto ya alaa. Onye aturu ilu were kowara ya mara na ego ejiri luo nne lara n'iyi. O gaghi adi gi etu ahu n'aha Toshman, iseee. I were ilu onye tuuru kwuo okwu abughi ikwughari onye ozo kwuru. I lee anya, I mara na e ji m ilu nwa nza wee gwa okenye okwu n'ihi na a na-eji anya a ma oka chara acha. i lu wee buru mmanu ndi igbo ji eri okwu. I gaghi eji maka onye ozo esurula mmanu hapu isuru ebe osuru. Igbo na-asu n'olu n'olu ma akwa ukwara o buru ofu. onye si na asusu igbo adighi mma. |
E be like say e de too dirty. if not why not? meanwhile you be one of those wee go tell her guy make e go outside hwile she de UnCloth for action. if he go see the groove why e no go see the cover or even touch am. Aloib you de make laugh. Shame ke? |
That's true TOH but I was saying that people of other nationalities still have some conservative subpopulation. It is not only a Nigerian thing inasmuchas I do not sucribe to it Nigeria where we tend to look down on women very much. |
Well na you sabi O. But we still have such conservative guys abroad. not only in Nigeria you know. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 38 39 40 41 42 43 44 45 46 (of 54 pages)