Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 1008 1009 1010 1011 1012 1013 1014 1015 1016 (of 1020 pages)
folahann:What makes you think you can make choices for us ?busy body. |
igbo ekele m onye o bula. @ikomi, anuna m ihe i kwuru.onweghi ihe mega nu i nula. @otele nno mana a maghi m ma ibu nwoke ka i bu nwanyi.i ga agba mbo kowa onwe gi nke oma.mana biko o buru na i bu nwanyi,ihuta nwoke a na akpo Toshmann,gbafuie i nula(for the sake of your pant) Kenmentor ole otu i mere?ya gazie ,nwanne. naija_diva na nnenneigbo unu a bola? presido e kelekwa m gi. romanus ole otu eke si anya anwu? toshmaann, i chotana condo(m)?ole nke mmega nu ?how far na afor aaaa?Darfur nwoke sudan lai lai ,e chefughi m gi.i gara sudan ka o bu Bangladesh? akara hmmmmmmmmmn ole maka bread. faketan nke naani m ole otu i mere nke a ahu juru gi oyi,a dikwa m safe?NKE ONYE NA EME YA GAZIERE YA. UGBOGIRI MIIRIA M MA MIIKWARA NWUNYE DIM KA UDO CHI A |
how did i insult you?are you a MAN ?if you know you are a MAN,prove it. ![]() |
thanks kooldamsel.you really are KOOL.have fun dearie ![]() |
In love |
@ youngies, biko a dighi m fond of i choo onye ga atughariri ilu.before a na m anu na onye ajuju anaghi efu uzo mana o dika ugbu a zi onye ajuju efuwele uzo. ![]() @echelon, i gbaliela.a hu dimkpa ahu ogologo imi ya.a hula m ogologo imi gi.dalukwanu. umu igbo,nke onye na eme ya jisie ike. ya diri onye elu nma diri onye ala nma. ugboguru miria m miria nwunye di m. |
Toshmaan you don kolo finsh ![]() in my place the bride price is determined by the educational qualification of the bride. for me ooooo,it should be determined by the size and quality of arsenal and manchester . ![]() |
hising,shaking head and passing solemly |
its not at all good and anot acceptable by me. i would definitely NEVER go out with such a man. |
In love |
Sudan! Here cometh moi |
@ echelon dalu soo na oji i butere umu igbo.ma elewe nu anya mara onye ga abia awa di oji.na be nnem,o buru na nwoke a noghi ya,nwanyi na awa oji mana be nna m nwanyi anghi awa oji chacha.ngwa kwa me e chere di MEN in the house ha bia wa the oji.biko BOYS eg TOSHMANN should not attempt iwa this oji oooooooooo. Kenmentor ndewo.ole oyu i mere taa. ROmanus nwoke rome e weghi m efe gi inula?o di ka asiri a guwala gi.gini gbasara mu na Ojukwu?ole ihe i na eme na rome?i bu nwa fada ka i bu Pope in waiting?? ![]() Ikomi leeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee?ok kwa. Nneneigbo na Ghettochyk, e nwebeghi m ihe ga egwu till unu a resurface ee. Ifylayer(Fake nke naaani) ole otu i mere obi m?biko kpachapu anya gi na ebe Toshmann no i nula.o dila ya nke ojoo this days but ma jukwa o bu gi mere Toshmann a chotabeghi condo(m) o chowara kemgbe ka o bu gi mere ya na o chota beghi onye ya na ya ga ebi na di condo(m) Tosh nwa maama, anu ana agba egbe o na esi g strings na imi,ekele m giooooooooooooo. |
echelon gini mere na i tughari di ngiga? e chere m na i maghi na o dighi easy?nkwa dalu maka nke i tughariri mana o dighi complete now.i ka agbali tugharia ngiga. agbusi gba otule,o muru ako meaning, once bitten twice shy awo anaghi agba oso ehihie na efu, no smoke without fire. |
@ poster hope your uncle has been unbanned yet ![]() |
Sudan on my mind |
Toshmann agadi ekwe nka obi oma a kpawala gi na ihuru nwanne gi eeekwa?i chowala onye i ga edufu,o kwa ya?anyway,Kenmentor a bughi udi mmadu gi.i ga eche kwa ka o batacha before i bido kosawara ya na i nwere ndi iro?ngi manu ndi bu ndi iro gi sha, O CHUPURUR ONWE YA NA UGBO ASIKWANA NA UGBO ERUTEGHI YA, ma eme e bia puo nga,a naghi a hapuru OKE azu ya legide anya.nke a o bu naani mu na gi ngaaaa,a dighi m sure na adim safe. ndi igbo birikwanu ooooooooo,onye a nwula oooooooooooooooooooooooooo in the arms of Faketan,am safe ! |
Violence of any type, I vehemently resist |
umu igbo birikwa nu oooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooo.a choputara m na o nwere ndi na a bata ma puo nga anyhow na agwaghi ndi nze na ozo ebe ha gaje.ooooookwa,mgbe o bula ha jiri gacha ha ga ebutere anyi mmai na ojii anyi jiri legidere ya ulo anya.ndi nke metutara bu: NNENNEIGBO(kedu maka ulo ohuru gi?) GHETTOCHYK(a ga pia gi utari sef) NWANDO(mu na gi adika mana , hmmmmmmmn) IKOMI(anyway,i siri na ahu adghi gi;o putara na i gbakebeghi? ) ROMEO(i gara rome,romanus ?) faketan nke naaani m ole otu i mere .i bu noo DIMPKA na udi obula.i tozuru etozuEKELEM UMU IGBO OOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOO |
Lol @ status updates |
See title of book ? |
naughty:thanks dear perharps i have to try it out one of these days but i am pretty confident it wont be as easy as you sound.anyway,i see no harm in trying !lol |
Hmmm |
OP is obviously high |
@ babycakes hmmmn atleast she tried now.all seems to end at same thing, a brand. |
truly the mber months are bad but this, i pass me ooooooooooooooone got to be careful all the same |
go home son and sin no more |
Happy anniversary @ OP |
No comment |
why not ??any reason not to ![]() |
so toshmann bu onye mbano?otu ocha oooooooooooooooooooo kenmentor nooooooo.ka nka(n'olu nna m) darfur,tey tey ka i kwuru abi?anyway ihe mega now bu ihe matter now o bughi tey tey.i get am bifor no bi property darfur nno from oso bakassi i gbara before ![]() |
Sudan indeed. Lol |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 1008 1009 1010 1011 1012 1013 1014 1015 1016 (of 1020 pages)
?busy body.
