Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 848 849 850 851 852 853 854 855 856 (of 1020 pages)
Ikomi:i hope soooooo.if you can wait,nsogbu a dighi. mana o buru na a ga ebu uzo mee d blades sharpening b4 using then count me out buko,a naoghim na push and start moto.ihe m choro bu authomatic,manuals a digo outdated. ![]() Ikomi so i bu push and start? dont talk to me again buko ![]() |
presido1:iwu onye apari. ![]() ole onye mere gi invite na ma case now? ![]() owu nwanne drogba,aha ya bu ,dis boi a kuriela obim hehehehehheeee Fake,nkita na eri nsi,eze ana ara nkapi.wepukwa aha Fake ebe ahu. Obim no ya,no shaking.for real,amusirim ike. Pres o ka osi afu?cheeei,o buru na m mma,i wudnt have ever tried to huu na anya at all.anyway,echi amaka.o buzi mu na anwuruoku now.anwuruoku 2008 ![]() |
ole ihe jikoro udele na barber? i ga echere till 2010 mgbe m nwere ike igba aji be dat now for now,am aji*lessi meaniru na i bu barber?lmao . . . .praying mantis ha,ndi okpo. ![]() Ikomi a gwakwala Pres ihe niile m gwara gi today Pres wukwa radio without battrey.Ok buy garri,nsi a kpawalam.lol o nwere ike i bu maka oke nsi m na anyu ka nwa . kelerem ndi enyi gi niile,gwa ndi iro gi na ha no na nsogbu. otu rove |
heheheeee,o wuzi zjighi anya oma na ewuzi now? ![]() lol, ejighi anya oma ata ike okuko.lol @Topic,abusi gba otele,o muru ako once bitten twice shy |
lol.thanks. am already feeling better.maybe o maka no ma first experience,dats why o jiri di too painful.aha enyi gi nwoke ahu dikwa egwu.anwuruoku ! ! ! .o na anwu anwuru? No a choghim i meeti ya.enoff of all these long distance rubbish infact ka m faceia akwukwo m sef,o buru na nkea emeghi,onye ma nke kara imenu.kelerem d anwuru sha,si ya na onu kwube nwanyi na ekele ya. ![]() toshie na fake Ikomi i really appreciate,you never knew what your words have done to me,most esp that echi di ime. |
Amara gi ezuworom Jisos.dalu |
[s]Ikomi i ka noo ya?Ikomi d walls of defence i built around me is slowly crumbling.obi m na acho i gbawa.i just tried that ihe a na akpo love for d first time ever and it has left me heartbroken.Ikomi tinyem na ekpere.a naghim egwu egwu ooo anyway,ekele diri Chukwu na e meghim nke ozo,it would have made me feel so bad and maybe used.low moments ka m na agabiga now.i know i would survive sha.it hurts cheeeeeei,love emeruola m ahu.Zap ndi ![]() Ikomi sim ndo : [/s] |
Ikomiiiiiiiiiiiiiistic.a maghim ma a gbara m aji there.anya m anaghi eru dia and enyom kuwara akuwa. o na i maghi na abum ada Jisos?a nam agu akwukwo nsom mgbe dum.O bu nwanna Paul gwara Timothy ya na anwurutu ntakiri mmai,maka afo ya.lol Echi really di ime.ihe na eme na uwa ugbu a na atum egwu.echi di ime Ikomi. onye i kporo onye oma gi today might echi,without reason or cause buru onye ojoo/iro gi.uwa na atum egwu infact. ![]() Nsogbu a dighi.umu Chineke nwe mmeri.lol a kowalam ihe ozo abi?am sorry,things happen sometimes and it makes one wonder,where and when things went wrong Echi di ime.i like that name.its just the right word for ihe m na agabiga ugbua. Vraiment,echi di ime.mana nke di na iru ka.lol Ikomi NKe iru uka. ![]() |
what happened?why did it suddenly stop? ![]() 4a + 6b = 12 2a + 5b= 8 solve ![]() lol,u guys should come back pls.this thread was so so refreshing and educating. |
Tales by moonlights ![]() who dash monkey banana? |
the couple were lucky.most people werent such lucky.its such a sad story.so so sad. ![]() |
jennykadry:whats my name doing here Jenny? dont tell me you have been taking cigar without filter ![]() @Topic,NO idea. |
any reason for heartbreaks? |
@Topic,Yes.a sweet one for that marrrrrrrrrrrrrrrrer |
lol. sorry,if you are for real. No man is worth those tears i say,LIFE GOES ON. |
Osu ka osu nwa mkpi ya buko sugbuo gi na Ikomi,selense. ![]() onye ife mu na Romy na ewe iwe ya biko wegbuo ya selense.highest iwe of obi wegbuo ha dia. Ikomi ntooooooooooooooooooooooooooo. Pres i go painnnn you sotay you go kpeme for dia. lol Igbo hi onye o bula minus Toshie. nneenneeeeeeeeeigbo,Trev,sheniqua,GC,Jennykadry udo diri unu. |
mine is grafikdon. @Topic,Danladi. ![]() |
mine are: Ebitonye. . . A.b or Tonye for short. Tamunosaki. . . .Gods time is the best.Osaki for short Emara. . . .dont know what it means . . .Ogbia name ![]() more to come ![]() |
Kashif:Dalu.a mam ihe na ekwu.infact a hulam ya kemgbe. ndeewo. onye nke gi achokwala gi ooooh.iseeeeeeeeeeeee ![]() @Topic,e jighi anya oma ata aki na ututu. ![]() if everything is alrite,one dont go about eating palm kernel in the morning I nara onye ekpenta aka,mmaku a guwa ya. once you shake a leper,he wud want an embrace. Echelon na Mortiple ole nke meganu? @all,ya gazie |
I dirim nma na ezie,I dirim nma na ezie,okpara chineke onye oma i diri m nma na ezie. |
Gwanu ya i che na a nam atu nwoke o bula ujo?i makwa na etozurum etozu na nwanyi ujo nwoke obula adighim gwanu ya buko.o nweghi ihe oke ga eme akpa rice.Ikomi kwusi ike,m maa ya ura oku join sef ![]() Pres am going to bed ka chi foo.iwe dim na obi. |
Dalu eze Jisos. |
ole ihe mere i jiri boldie those words? munwa sef na aga iwu obere mmai. . . for ma stomachs sake dika akwukwo nso siri kwue ![]() anyi niile ga etata echi;mmai agaghi egbu anyi. ![]() but cherekwa,o na i maghi na Ikomi na a likei forest?ana egbu achara a na eze ohia now am really spoilt ole onye mere m ihe a? ![]() |
iwu onye apari. iwe na ewem,e wepuri nwanne enyim nwoke na ball pounds m nabara kemgbe echi a gaghizi irum aka ugbua isi zakwa dat boi. . . .ole aha ya sef i wish na drogba mara ya ezigbo ura sef ![]() Pres hapum aka biko.anom ya no shaking.ala adighi nma bu uru ndi nze. ![]() ole maka onye isi ndi "otu a"?Romy himself? ![]() Ikomi nko?is he lost in the jungle?a nurum na o na likei ndi na akpughi aji down side ![]() |
ala juru oyi three mush hia biko.o giniiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii na eme? ![]() @topic,ihe nwere oru bu oru. what takes the place of work is work |
Pres a gi nani makwa ndi ara na ndi isi di nma. ![]() Jenny adim nma jare.thanks for asking. igbo hi except mmadu abuo. up man U |
@Topic,i wud only tell him things he can handle,others no way. For those advocating for He needs to knwo everything,pray tell me,you tell an extremely jealous and short tempered hubby that his brother is making passes at you ![]() |
hmmmn,am speechless very wried and strange story.which part of 9ja are you coming from sef? why not Try God?nothing is impossible for him. |
Onye ezi omume ekele diri gi.mgbe uwa na agbawojum anya,mgbe o dim ka olili anya a dighi,i na akwara m uzo ebe uzo na adighi.O nweghi onye yiri gi.Dalu maka nkasi obi,olili anya na ntachi obi i nyere m.mmeri bu nke m na ike gi Jisos ! dalu. |
this thread is wonderful. GO GET LAID ![]() |
ole ihe na eme ebe a? ije ugbua dikwa egwu.a na aga a na ele anya na azu.ubochi adighizi nma mana iyi a gaghi eri any one of us.iseeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee @Topic,ama ka ije/okwu adi njo,ndi nze na atariri oji. no matter how bad the discussion might be,the chiefs wud always eat /break kolanuts |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 848 849 850 851 852 853 854 855 856 (of 1020 pages)


,dis boi a kuriela obim
Pres o ka osi afu?cheeei,o buru na m mma,i wudnt have ever tried to huu na anya at all.anyway,echi amaka.
anyway,ekele diri Chukwu na e meghim nke ozo,it would have made me feel so bad and maybe used.

