Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 850 851 852 853 854 855 856 857 858 (of 1020 pages)
echelon:lol.onye m juru si na a na akpo ya oke belguim ! o si na ha si belguim bia ![]() @Motiple,a gaghim agwa my horseband as long as na i gaghi agwa your ![]() udo diri gi too. @Topic,onye lee ka ozu dewere ihu,o begbuo onwe ya na akwa if one looks at the shape of the face of the dead,he wud cry himself to death Ihe di onye nkpa ka o na ekwu everyone says what is important to him/her @mmadu nile,weekend oma nu. o nwere onye huru Fake,ha biko gwa ha na obi a gbawalam |
Ikomi:wepukwa aka enwe na ofe,Ikomi ![]() o gini na eme gi sef?onye anwuru ![]() toshmann:still on d marrra.e chekwam na isi na i chehariala abi luo nwanyi? Lol ,Mbe ha ndi coat ! biko o nwere onye huru Fake oooh kemgbe abali ato ugbua Fake ooooooooooh ![]() |
see question |
it doesnt sound like a good idea to me.what happens to the wives,mothers and children ![]() |
onye ezi omume nani gi bu Chi.nara ekele m buru bia.abu oma ka m ga aburu gi site ebighebi rute ebighebi.i bu Okaka ! |
peeps in* Slyvex,Bblak,Rockie,seun001,suacekid,victor4u,Kooldamsel. . life is goooooooood. |
happy birthday hot babe.all da best ! |
@Poster,nothing stops you from being married and pursuing your life goals eg education.Both can be managed well at same time.it has worked for most people. |
dalu nu.a jurum abt the "nte" and like Echelon said,a gwaram na obu "cricket" too. @Topic,a chua aja ma a hughi udele,a mara na ihe mere na ala mmuo. when a sacrifice is offered and there is no vulture around definitely something is wrong in the spirit world Mortiple ilu nkata gi a agbogho gawa nka,bois agbalaga ![]() |
igbo looooow ![]() @Helmeeeeet ndeewo.aha gi nkea di egwu.ole udika helment iwu?helmet eji eze mmiri,mgbo egbe ka o bu helment nke . . . .juo Tosh ![]() ya gaziere gi. ole ihe mega happen?o dika nsi ji mmadu nile na threadia.lol wishing everybody hia a happy and stressless GC,you know i miss you,you know it |
I choro i ri nsi now? ![]() me,afo gulder?lol o di nma.time wud tell ![]() but wait oooo,this one bukwa another method of getting a flat afo,constant and continous nsi all d tummy fat wud be shitted out Pres e kwelam nyuo nsi na ahum buko.leave me to go please. |
chidi afo nri ![]() all nsi na nsi,there is none greater.ha niile si na otu onu aputa and end up na otu onu too. thanks for the wishes,surely nsi kam a gaghi akpa m byeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee ![]() |
youngies:N'ezie okwu,a maghim ihe a na akpo nte na oyibo,infact a maghim na o nwere anu a na akpo nte sef. a jurum auntie m ugbua,o si na nte=ntakiri oke infact o kporo ya oke belguim ![]() a mam na cricket bu abuzu,termite =akika mana ntee,honestly kariri m.i have to ask and laghachi azu hia. ![]() |
presido1:highest mkpari ! the mkpari of the century ![]() buy garri.Yes, am proudly going to nyuola nsi.anyi ga ahu mgbe anyi ga ahu. Ihu Ikomi,Romy,Darfur,tosh,Echelon,Youngies,Kashiff,Mortiple,Ynot,Uche2nna,sheniqua,GC,jennykadry ma o bu nnenneeeeeeeeeeeeeeigboniile,i zie ha ozi oma" ify gara mpochi" ![]() igbo ndeewo nu |
Maka this comment you have made above,mgbe o bula i biara CIV,i would make sure you not just lick the fingers,i would see to it that you suck on it for 1 hr. . . without that,no show ![]() buko no try frown ihu gi at all at all,i joro njo e ji apu court normally,i biakwa frownia ya now,even Osama would be scared. Pres say cheeese ![]() ole ihe a na akpo bye bye na igbo sef?i know its not ije oma errrhm,Ok Pres ka o di.ubochi nta ka anyi chuo na owere nchi ![]() |
presido1:iwu onye apari ![]() onye Arochukwu i para nsi na aka?fiakwa ![]() bia Pres be kaiful ooo,o bughikwa maka na mu na gi na etinye aka n'ike na esi n'imi mere i ga eji aba m ime now. ole udi mkpari wu nka? infact buy garri.stay alone and continue with akuko nsi gi. hisses ![]() |
lmao Pres i choro i gbum ![]() unu biakwa nuru akuko ,akuko nsi for that marrra ![]() buko tell me,did the guy,maya aka na akpa weputa d ihe na eme nu uwa |
Thank you Jesus for the lives of Efuah,Zandra 1 and Pepeye.your awesome grace is sufficient for us all.Amen |
Jehovah Jireh,i nyekwala m ya ozo.Dalu eze Jisos.Ebube Isreal,i togbugom |
presido1:hmmn on a second thought though,o gini ka i na eche na nsi bu? i just hope na o bughi ihe m na eche na i chere now ooooh ![]() i sincerely hope so ![]() |
lmao. pres i naghizi ekwu okwu,o dika o bughi nanim ka nsi ji sef ![]() pres a gala mpochi oooooooh ! happy mpochi session i wish you ![]() i si na enyi gi na eme wedding?jiri gi mere best nwoke?cheeei onye ahu a maghi your profile at all. . , i pity the babes at the bachelors eve. ![]() presido1:ole onye i na aju?i maghi ihe wu nsi?i richa ajo ofe ahu i na eri ole ihe i na eme ya?i naghi aga mpochi?a jukwala udika ajuju ahu again. NSI = MPOCHI ok a chefurum na i bu bush man,in your bush man language Nsi = latrine ![]() |
presido1:Nsi na akpam buko. ![]() for the last time,a maghim onye bu nwoke swiss a maghim onye zuru ma password were logua in dee ihe awu.o bughim,ifyalways dere dat thing,owu ifysometimes,i guess na odere ihe wu mgbe o nwuru kai kai.a julam abt dat again buko. ![]() lol Nwando si na umu nwanyi NL bu ndi onyu nsi eg ME.ole ihe i ji ajum sef?eze asiri ![]() |
Pres nsi na akpa m. oge eruola m ga akwusi e ri beans sef the disgrace a dila 3 much ![]() Pres gwam gwam gwam,gwam udika nsi m ga anyu now? ![]() 1. GHOST NSI The kind where you feel the nsi come out, but there is no nsi in the toilet. 2. CLEAN NSI The kind where you nyuoma d nsi iout, see it in the toilet, but there is nothing on the toilet paper. 3. WET NSI The kind where you wipe your butt 50 times and it still feels n-wiped, so you have to put some toilet paper between your butt na your underwear so you won't ruin them with stains. 4. SECOND WAVE NSI This happens when i nyuchara nsi and you've pulled your pants up to your knees, and you realize that you have to nyuola some more. 5. POP-A VEIN-IN-YOUR-FOREHEAD NSI The kind where you Strain so much to get it out, you practically have a stroke. 6. LINCOLN LOG NSI: The kind of nsi that is so huge you're afraid to flush without first breaking it ntakiri ntakiri with the toilet brush. 7. GASSY NSI It's so noisy, that everyone within earshot is giggling. 8. DRINKER'S NSI The kind of nsi you have the morning after a long night of drinking. N jiri mara ya bu skid marks on the bottom of the toilet. 9. CORN NSI The kind of nsi where the corn looks like raisins in a muffin. 10. GEE-I-WISH-I-COULD-NYUOLA NSI NSI: The kind where you want to nyuola nsi but all you do is sit on the toilet and fart a few times. 11. SPINAL TAP NSI: That's where it hurts so badly coming out, you'd swear it was leaving you sideways.nke a na fu ncha. 12. WET CHEEKS NSI (The Michael Schumacher nsi): The kind that comes out so fast, your butt cheeks get splashed with mmiri. 13. THE DANGLING NSI: This nsi refuses to drop in the toilet even though na i nyuchala. You just hope that a shake or two will cut it loose. 14. THE SURPRISE NSI: You're not even at the toilet because you are sure you are about to fart, but *oops* - nsi oku ! pres nsi jim badly ![]() |
izeek:you really dont have to start something big b4 you help.look around you,surely there are little things you can do that wud put a smile to someones face and heal a heart. nice idea still ! |
lmao. presido1:first,gi na onye na eme press up? ![]() chamfa for what?i maghizi na ihe na egwu now wu " one leg up"? arumbaa stylee jukwa Romy,egwu eji now bu "one leg up" or " aka abuo na ala,okpa abuo na elu" ![]() lol,Fake don reply ppl so tay him don tire.ihe nkea digwa egwu,boiss ndi amu nko,pluesee "i have been taken,tooken and tooked" lol make una no pour sand for my garri ooooooh. ![]() Pres ole otu i mere |
Ibe anyi nmanma nu ! ![]() O digo nma already. @Youngies,o dika i gara enu ugwu?location gi a gbanwela,ije oma nwanna mana Buko,i lotawa, e chefula i zutaram okpa 9th mille.very very important. ![]() @Echelon,ya gazie.anotukwanu,anyi a gbatu egwu.a naghi ano otu ebe a kiri mmanwu you dont stay at a spot to view the masquerade. @Kashiff,ole ije?well,mmanwu ulaga a naghi aputa mgbe o bula.Kashiif Ulaga ! deeje. @Mortiple,this last ilu,lol Tufia na ngwere na agba aji. . .aru.anyi ga a support ndi di anyi,ndi di anyi ga eleta anyi anya,mee ihe kwesiri na ha ga eme and not vice versa! isee. @Topic, o bu oke no na ulo gwara oke no na ohia na azu di na ngiga It is the rat inside the house that told the one in the bush that there is fish in the basket |
presssssssssssssssssssssssssssssssssss stop pressing me. ![]() goodmorning NNa anyi ukwu. umu igbo hi Xcept mmadu abuo. |
Ikomi:mgbe O bula GC jiri gacha bia,m ga a musturururrrrrrrrrrrrrrrrru quote gharia gi now.onye anuru ![]() romeo:Ajuju?ole udika relationship di na etiti ijiji(housefly) na nama(cow) lol o buru na i maghi,owu udika affair gi na Ikomi na eme now.unu abuo di onwe unu nkpa.iwem bu na a maghim onye bu ijiji ma o bu nama in this case. ![]() presido1:ole otu i si mara na obi na Brighton?asiri wont kill you. ![]() ole onye kporo onwe ya Iyke419?onye ahu kpachara anya ooooh.unu a hula,boiss che na owu my email addy kam posturu were bia na e flood m with love stories na poem. Iyke419 hapu m aka oooooo ![]() highest iwe di na obim now.e needirim akwa a suru asu(pounded egg) to cool down.o nwere onye nwere ya hia? ![]() |
ochebee Idoma babe in d house ![]() 1 9ja,Up 9ja ![]() |
Youngies deeeje. N'ezie okwu a naghi ekpuchi afo ime aka.Mortiple ilu nke a bukwa fire. Kashiff na echeguy ole ije? @Topic,Osi eziri anuru oku erugo eluig |
O gini bu na unu a choghi i hapu my unu hapu Fake ka o nu uto di thing now Tosh dikwa kiaful.ole ihe i mere mean by na Fake ji nomba Felimbombo?i don't want to believe na i sorola Ikomi nuwwa anuru. Pres o nwere ka i ga esi kwwuoo okwwwwwwu here eeeeh,this your impending visit would b called off. norokwa jii now elseeeee. . . . .no more CIV. ![]() Romy ihu rove in d air buko tufue ihu gi.infact anytime i nuru isi love just mee "eyes left" ret rove leign prease.Ikomi heeheheheheeeeeeeeeeeeeeeeeeee ga luo nwanyi,last man standing. ![]() romeo:ofcos you know na aha gi di be ahu.Ikomi,Romy,Pres na darfur unu ka Pastor Tosh na agwa. ![]() ngwanu o foro naanim nga.Fake e nyela m super fly na super six,ka m ga hie ura. ututu oma nu |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 850 851 852 853 854 855 856 857 858 (of 1020 pages)






agbogho gawa nka,bois agbalaga
