Odumchi's Posts
Nairaland Forum › Odumchi's Profile › Odumchi's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 63 64 65 66 67 68 69 70 71 (of 162 pages)
Super1759: My people. Lets not just beat around the bush. Abia has been on bondage since 8 to 12 years now. The only way out is getting T.A orji out of that seat, else abia still have 3 more years of backwardness..very sad indeedThis is an excellent idea, but it will be extremely difficult. Orji has a network of corrupt politicians around him who will stop at nothing to keep him in his seat (as long as they receive their usual share of Abia's money). Situations like this are very disheartening. For the most part, Orji is governor in name only. Abia is a rich state but yet: teachers' salaries are still withheld, roads are unpaved, and the pension of civil servants (most of whom have no other source of income) are delayed. How do we go about impeachment? |
ezeagu: Ndi toro ruru afọ 30 na 40, di ka Chimamanda Adichie (amaghim ihe decade bu na igbo).èh-éh-èh. M vula ihe ikwuga. O kwa eziokwu. Kafee ndi muziri Igbo n'ulo akwukwo otutu nde ochie-oche amaa aga a za ede m'okwan igu Igbo. |
Kenyaphilia: Well I have seen people like that too...although the majority I meet have completely lost their accents..I mean they speak totally like Americans but the went their 5 or 6 years when they were in late teens or early 20s...one told me that they had to develop the accent to be understood.I know what you mean. It's very frustrating to have people say that they can't understand you because of how you speak. However, I will never lose my original accent. I do find a Nigerian's fake American accent funny, though. It's hilarious when someone from Naija says, "Yeah man. Wazzup man." ![]() |
Freesia: I hear you on the switching thing it's all about being flexible!! Tolaaaaannni: ^^ same thing applies to meLol exactly. ![]() |
Gboliwe: Jookwa nu o.Gboliwe anyi nowa. Ndaa kwan maka gonwo? I za eye? Olu gi na ada ka nke nde Ihechiowa/Ututu. |
ezeagu: Chimamanda sị Igbò a maghi otu e shi a gụ ndèndé ndi Igbò, mọ bụ íbè ya ne to afọ 30 na 40. Ọ wụ ihe ọ sị na ọ baghi úrù ị de akwukọ ya n'Igbò. E kwerem si o wu eziokwu.Kowaturu m nwa. |
Obiagu1: I feel that to improve Igbo language more, it needs to be more centralized while we incorporate various dialects into it.Obiagu, ihe a dikwa nma kama bia lee ya aga m za vu ya. Anyinde ekwesighi irughari Igbo ka o di ka English. Aga Igbo di wu nma ya. Ndaa asusu odo di n'elu uwa mara nma ka Igbo? Aga nmadi suwa Igbo o tii "bu" m'okwan "wu" n'okwu ya aga soro ya sokwa na uto ya. I juo mo, m ga si ka e gbeni ichikota (centralize) Igbo ndi ive an asu-asu karia aga o di ugbua. Onyenye suwa olu mba ya. Ihe m na eze wu ka e gbeni igbuisigba olumba dum di na ali Igbo. |
Interesting pictures. [size=5pt]Culture >>> Travel[/size] |
I've been living in the US for some time now and I've developed two accents for myself: a Nigerian, and an American. In school I use my "American accent" (which isn't all too American since people tell me I have a slight accent) while at home (and in the company of fellow Nigerians) I use my Nigerian accent (which I can use on command). So I'd say no; I haven't lost my accent. |
Mrs.Chima:I was really referring to the marital homicides. I wasn't really paying attention to the rest of Africa since Nigeria was the focus of my discussion. I don't believe that the homicide rate of Africa dwarfs that of the West. |
ChinenyeN: "Otu...si" o bu Izugbe? Eche m la o'u "ka...si" bu Izugbe.Gbaghara mu o. M no na ari ihe olu (eche otu ihe) m dee ihe odo. M meziela ya. |
Obiagu1: @ Nedu210,Oke Obiagu, 'Aga' is how the Aro people say 'how'. 'Za' is how we say 'si' (to come from). 'Risa/Rita' is how we Aro say 'cheta' (to remember) 'Rizo' is how we say 'chefuo' (to forget) In the Arochukwu dialect, 'gba' always replaces 'cha'. For example: English - Have you finished eating? Izugbe - Iri[b]chȧ[/b]la? Arochukwu - Iri[b]gbạ[/b]la? If you want to say "How did you (plural) do it" in Aro, you'll say: "Ndaa aga inyi za mee ya" In Izugbe: "Kedu ka unu si mee ya". |
wesley80: Listen and be blessed. Here's what Nedu was saying:Nedu, ndeewo. I yerele m aka ukwuuu. @Wesley Ande (anyi) ga abiariri. |
nedu210: A dụm nma.Nedu, nsogbu adii ma olu. Kama o na atu mu onu ighosa okwu inyi. O soso mbegiri-mbegiri ka m na anu. Biko, onye owula ghosara ihe Nedu kwuru bia kowaara m. Nedu, I ńara ńkang. |
Mrs.Chima:How'd you come about this? Outside of films, I've never heard of a case where a spouse kills a spouse (maybe it's just me) in Nigeria. However in the US, one is bound (almost guaranteed) to hear such at least a few times a month. |
The vitality of our section is in your hands and ours. If you guys don't suggest what you'd like on the home page to us, we can't be blamed. I urge you guys to use this opportunity to move us in the right direction. |
toshmann: toshmann nwa mama ka di ndu.Okooooooooo! Ihe a o budi Toshmann ka o bu na anya m na aghogbu m? Toshmann, nwoke lara oku nmuo lachikwa ikpa ya. ![]() |
Antivirus92: anyi noro na politics,anyi emee politics. Anyi biakwa na igwu egwu,anyi egwuo egwu.O bu ka I si eme? I jee dibia na abali, I kpee na ulo uka na ututu? Nna, adikwa ekwu udi ihe ahu maka anaghi amama. O bughi iwu na anyi ma ekwekota na ihe nile. Osadebe si na nmadu kwuo njo m'aju; o kwuo nma m'ekwe. Igbo bu otu. N'agbenyeghi ihe anyi na akpa na forumu a, anyi bia ebe a, anyi bu otu. Udo diri gi. ifyalways:Lol. Ify, o jidi ogwu jide gi? ![]() |
Obiagu1: Odumchi has sounded ekwe (wooden gong).M ghotala. Ndeewo. |
Obiagu1: Ị were wayọ guo ife ụfọdị dele, ị ga họta ife ha n'ekwu. Ọ nya bụ ụtọ tredịa. Ahọtara m ihe ị dele ọfụma. M na-amụta kwa ka ụfọdị si akpọ okwu ụfọdị.Maazi Obiagu, ndaa aga I mere? Anyi na ekelekwa gi maka aga i za basa na izu anyi. Onwe ihe m choro iju gi: ngen ka "Odumchi akuola ekwe" pusara? Ndeewo. |
NRI PRIEST: Odogwu Aro,anulu m ka I na ekwu na nti echirom. Na agbanyelu na Igbo na asu na onu na onu,aghotalum ife nine idelu. Ana aghota otutu Igbo mana Ngwa nke Chinenye na ede nyili ka mamili nyili okuko. Nwanne aja ani Igbo dube gi.Nri, i kwuola ezi okwu. Ka anyi hapu ihe Chinenye ka o dewe Ngwa aga soro ya ka ihe a gbeni ida okwu. Igbo na asu n'olu n'olu kama ukwaara anyi wu olu. Ibini Ukpabi wu enyi gi. ![]() |
ChinenyeN: Translation?"Vomit what you ate." |
wesley80: Kalri ele anyi ji kpalri uka bu anyi adi na horsa ife anyi na su? Ikedu ordiw unu efeh e horsa ife unu na su bu mme bu onye Aboh, asusu unu na dim ike ohorsa kalriaka. kobu unu jeka chosa num tapilrita (lol).Lol. Wesley, i ma na m ghosara ihe dum I kwuru I si na I choro intapreta? Na eye kwan? ![]() Ihe e kwe mepe threadi a wu ka anyi vu aga o gara i di anya asi na Igbo Izugbe adii. Ya na o ga enyere onyenye aka imusa okwu ibe ya. Ihe gbasara aga I za na aghosa olu m di egwu. I once read somewhere that it is easier for people in Eastern Igboland to understand the dialects of those in Western Igboland than it is for others and vise versa. I don't know how true that is though. In fact, the only dialects I understood very well were yours (Aboh) and Andre's (Isinweke). |
afam4eva: Ngwa kaa mu nu owe mu suo asusu ndi bayi na thread nke nu, maka dialect Nkanu abuho ka nke ndi ozo ha na su ebe nine.Ndeeewo na aga I za zoiri (zonyere) anyi okpa (ukwu). Nkanu o turu onu (siri ikike) nke nna (otu ahu)? |
Andre Uweh: Mba nuu, aani na ndi Aro Ndizuogu agbaghi oke (share boundary). Aani na ha anaghi asuko otu asusu, ha na asu Igbo Izugbe. Ndi Isinweke, Nsu no na Ehime Mbano na kwa Obowu wu otu. Otu he ka aani na asu.Isinweke no na Okigwe LGA o kwa ya? |
Antivirus, i maakwa aga a za asu Igbo? ![]() |
ChinenyeN: Odumchi nmkpa m abuu gh. Amaala m la ga ra we akwuu.M ma. Ihe mere bu na achoo m ka i riwa (chewa) na a choro iji threadi a emegide gi. |
Andre Uweh: Some of us Ndigbo have different dialects that are so strong. Instead of writing our strong dialects in threads that are meant for every Igbo, then we better do it here. As someone claimed in another thread that it is rude to write in your dialect in threads meant for the entirety of Ndigbo. Chinenye who likes writing in his village dialect should feel free to do it here or in the Ngwa thread created today. Failure to do that means he should forever shut up.Andre, I kwesiri ima na udi ihe a agaa ebutere anyi oganivu. Ndaa aga I za abia akpoku onye olu (otu onye) nnaa (nnani) ya? O buru nmadi choro ide olu ya aga o choro a hapu nu ya aka. Ihe ekwesiri ime wu ichosa aga anyi ga aza amunara onye ohu (ahu) olu ya ka anyinde kwa siekwa ike ya na ka umamihe anyi tookwa eto. Risakwa (chetakwa) na onye olu a inyi na akpoku mgbe dum sokwa anyi wuru Igbo. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 63 64 65 66 67 68 69 70 71 (of 162 pages)



