Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,194,429 members, 7,954,684 topics. Date: Saturday, 21 September 2024 at 07:08 AM

Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects - Culture (4) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects (11047 Views)

The Dialects Of Ibibio And Where They Are Spoken / A List Of Igbo Dialects And Where Their Speakers Are Found. / List Of Yoruba Dialects (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 5:05pm On Aug 06, 2012
ezeagu:

Ndi toro ruru afọ 30 na 40, di ka Chimamanda Adichie (amaghim ihe decade bu na igbo).

èh-éh-èh. M vula ihe ikwuga.

O kwa eziokwu. Kafee ndi muziri Igbo n'ulo akwukwo otutu nde ochie-oche amaa aga a za ede m'okwan igu Igbo.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 6:41pm On Aug 08, 2012
Igbo, m choro iju inyi ajuju. Ngen ka inyi na eku 'anyim' (river) na olu inyi?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by nedu210(m): 7:10pm On Aug 08, 2012
odumchi: Igbo, m choro iju inyi ajuju. Ngen ka inyi na eku 'anyim' (river) na olu inyi?


Ihe ndu ibe anyi na eku (river) bụ miri.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Obiagu1(m): 7:29pm On Aug 08, 2012
odumchi: Igbo, m choro iju inyi ajuju. Ngen ka inyi na eku 'anyim' (river) na olu inyi?

Iyi (river/stream), ezu (lake).
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by AndreUweh(m): 9:43pm On Aug 08, 2012
odumchi: Igbo, m choro iju inyi ajuju. Ngen ka inyi na eku 'anyim' (river) na olu inyi?

Oshimiri.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 2:04am On Aug 09, 2012
odumchi: Igbo, m choro iju inyi ajuju. Ngen ka inyi na eku 'anyim' (river) na olu inyi?
Generally, mirni.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 5:07am On Aug 09, 2012
Inyi emeelan ni. Onwe nde odo ka choro ikwu nke wo?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by wesley80(m): 8:06pm On Aug 09, 2012
Andre Uweh:

Oshimiri.
Mba, Oshimili bu afa Niger siso. Onweni ke nde Aboh na kpor "Oshimili Ashaka"(Ase Creek) eseh shi obuni ibu diko "Oshimili Niger".
Osoni ele ona sah anyi akpo aya "mmili" (it is called "mmili" depending on its size and features) Onweni ke bu "ngbo"(man made burrow pits) nwe "Utu" (more less like a creek) nwe "oseh" (stream) nwe "iju" (flood induced) and a few more I'm too hippy to recall.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Obiagu1(m): 10:34pm On Aug 09, 2012
wesley80:
Mba, Oshimili bu afa Niger siso. Onweni ke nde Aboh na kpor "Oshimili Ashaka"(Ase Creek) eseh shi obuni ibu diko "Oshimili Niger".
Osoni ele ona sah anyi akpo aya "mmili" (it is called "mmili" depending on its size and features) Onweni ke bu "ngbo"(man made burrow pits) nwe "Utu" (more less like a creek) nwe "oseh" (stream) nwe "iju" (flood induced) and a few more I'm too hippy to recall.

Ọ ife obi m gwaa m.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 9:39pm On Aug 13, 2012
Ndaa aga inyi mere?

Ndaa ihe inyi na eku nmenme oriri ji ovuru inyi? Yana ndaa izu inyi na edoje ya, k'o na inyi emeela ya eme?

Anyinde na eku nke anyi 'Ikeji'. Anyi na edoje Ikeji anyi za na abali iri n'iso tutu abali iri na itolu na onwa itolu.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by AndreUweh(m): 12:24am On Aug 14, 2012
Na Isinweke anyi, enweghi he di ka nrim ji. Anyi na eme mmem-mme Mbom uzo (to mark the closing of a planting season and the beginning of another).
O wu otu odi ebeke anyi.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 12:32am On Aug 14, 2012
Andre Uweh: Na Isinweke anyi, enweghi he di ka nrim ji. Anyi na eme mmem-mme Mbom uzo (to mark the closing of a planting season and the beginning of another).
O wu otu odi ebeke anyi.

Eziokwu? O pusara na onwee ihe di 'New Yam Festival' na ali Isinweke? Ndaa mgbe inyi na emeje "Mbom uzo" inyi?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 3:28am On Aug 16, 2012
"New Yam" festival adii l'uwala m.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 3:38am On Aug 16, 2012
ChinenyeN: "New Yam" festival adii l'uwala m.

O pusara New Yam festival adii na ali Ngwa ka o bu soso na mba gi?

Ndaa ihe inyi na eme aga a (otu a) New Yam adii?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 3:52am On Aug 16, 2012
A di ndewe l'eji eme e. Nsulu njisi eme e la July, kpoo e "Iwa Ji", Ibeme emewa ke mbu "Mgbaru Ji". "New Yam" di, ma o buu sikwa omelala Ngwa.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 5:15am On Aug 16, 2012
eeh.

I zila m ihe ovuru, ndeewo.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 3:19am On Aug 29, 2012
E desola l'ili na ta a gla di ide la e?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 7:26pm On Aug 29, 2012
I si ngeni?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 12:18am On Aug 30, 2012
Aka m ma e liala l'ili na kpoo.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 1:39am On Aug 30, 2012
Ewekwa iwe. Aghosaa m ya. To mmeji kowaturu m ka m ghosa. Nnani ihe m ghosara na ihe ohu i dere wu "aka gi".
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 2:36am On Aug 30, 2012
"Aka m ma e liala l'ili na kpoo" -- "I'm wondering if this thread has been abandoned completely"
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 4:43am On Aug 30, 2012
Nwanna, o kwa ihe o yiri. Nde ive agbavuisigbala.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 4:50am On Aug 30, 2012
Ka m juoteri: i ma aga aza agu ogu (1-10) na Ngwa?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 5:19am On Aug 30, 2012
odumchi: Nwanna, o kwa ihe o yiri. Nde ive agbavuisigbala.
O bu la ike ide l'olu adii odo.

odumchi: Ka m juoteri: i ma aga aza agu ogu (1-10) na Ngwa?
Ee. Depending on where you're from in Ngwa you'd count it differently, but o dii iche hienne from other Igbo. M dee?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 5:37am On Aug 30, 2012
ChinenyeN:
O bu la ike ide l'olu adii odo.

O kwa ya.

ChinenyeN:
Ee. Depending on where you're from in Ngwa you'd count it differently, but o dii iche hienne from other Igbo. M dee?

O nwee ihe o mere; I choro ide ka m vu i nwere ike ide.

Akuku eye ka i za na ali Ngwa? What side of Ngwaland are you from?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 6:07am On Aug 30, 2012
odumchi: O nwee ihe o mere; I choro ide ka m vu i nwere ike ide.
otu (1); abuo (2); ato (3); anno (4); isne (5); ishii (6);
asaa (7); asaato (8 ); iteghite (9); iri (10)

odumchi: Akuku eye ka i za na ali Ngwa? What side of Ngwaland are you from?
Akhuma Imo
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 7:05am On Aug 30, 2012
ChinenyeN:
otu (1); abuo (2); ato (3); anno (4); isne (5); ishii (6);
asaa (7); asaato (8 ); iteghite (9); iri (10)

Ogu nke anyi na nke inyinde adintakwa oke icho. Nnani ihe di icho na ya wu na anyi na eku 1 'olu', 5 'iso', 6 'isii', ya na 9 'itolu'.

ChinenyeN:
Akhuma Imo

eeeeeh? O di ka onwe onye m ma za ebe ohu kama amazi m amazi. M nutula ava ebe ohu mbu.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ifyalways(f): 3:07pm On Aug 30, 2012
Ife na eme ebe a aburo obele ife.

1 = ofu/ otu
2= ibuo / abuo 3=Ito / ato
4= ino/ano
5= ise
6= isii
7=isaa/ assa
8=isato/ asato 9=itenani/iteghete
10= iri

That's onicha and central Igbo versions.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Gboliwe: 3:20pm On Aug 30, 2012
Naani/Nge - 1
Abuo - 2
Ato- 3
Eno-4
Ise-5
Isii- 6
Asaa- 7
Asato -8
Itolu - 9
Iri- 10
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 3:54pm On Aug 30, 2012
odumchi: Ogu nke anyi na nke inyinde adintakwa oke icho. Nnani ihe di icho na ya wu na anyi na eku 1 'olu', 5 'iso', 6 'isii', ya na 9 'itolu'.
Ke m dere bu 'Aba-Ngwa'. Ke okwu Ngwa kpoo bu nnaa (1); asooto (8 ); togholi/iteghite (9).

odumchi: eeeeeh? O di ka onwe onye m ma za ebe ohu kama amazi m amazi. M nutula ava ebe ohu mbu.
I nuru e l'olee?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 7:05pm On Aug 30, 2012
Inyi lekwa nni mkpuru ọgugu Aro:

1 - olu
2 - abuọ
3 - atọ
4 - anọ
5 - iso
6 - isii
7 - asaa
8 - asatọ
9 - itolu
10 - iri

ChinenyeN:
Ke m dere bu 'Aba-Ngwa'. Ke okwu Ngwa kpoo bu nnaa (1); asooto (8 ); togholi/iteghite (9).

eeeeh? Ndeewo.

ChinenyeN:
I nuru e l'olee?

Onwe onye lumasara onwe ya na ezi n'ulo m wu onye Ngwa. O di ka o kwuuru m na o za ebe ohu kama m rizola.

ifyalways: Ife na eme ebe a aburo obele ife.

1 = ofu/ otu
2= ibuo / abuo 3=Ito / ato
4= ino/ano
5= ise
6= isii
7=isaa/ assa
8=isato/ asato 9=itenani/iteghete
10= iri

That's onicha and central Igbo versions.

I ma na nza m vuwara gi na Nairalandi a ihe wu mbu m ivu gi ebe i na asu Onicha.

Gboliwe: Naani/Nge - 1
Abuo - 2
Ato- 3
Eno-4
Ise-5
Isii- 6
Asaa- 7
Asato -8
Itolu - 9
Iri- 10

Ihe a di kwa mu ovuru. Ndeewo.

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (Reply)

Question !! What Is *sim Card* In Yoruba Called? / Why Do (some) Nigerians Abroad Despise Black Americans? / How Many Greek Legends Were Really True

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 27
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.