Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,763 members, 7,820,663 topics. Date: Tuesday, 07 May 2024 at 07:01 PM

Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects - Culture (5) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects (10790 Views)

The Dialects Of Ibibio And Where They Are Spoken / A List Of Igbo Dialects And Where Their Speakers Are Found. / List Of Yoruba Dialects (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by nedu210(m): 10:10pm On Sep 01, 2012
na ibe anyi ngwa n bu ihe anyi shi agu ya.
Nnaa/otu - 1
Ebọọ - 2
Etọ - 3
Enọ - 4
Ise - 5
Ishii - 6
Esaa - 7
Esatọ - 8
itenani - 9
Ọgụ/iri - 10
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Nobody: 12:27am On Sep 02, 2012
La ayị si agụ nga ayị, ọ la-aga nnọ

1 nge/otu
2 abụọ
3 atọ
4 anọ
5 is'ho
6 ishii
7 asaa
8 asatọ
9 toolu
10 iri

Ọ bụ la ndị Ụzụakọlị si agụ ọgụgụ.

Ụka ọ ala akparị ngọọ la amasị m nnine. Ya gazieru unu mma mwo!
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 4:00am On Sep 10, 2012
Onwo onye na ebe mkpuru okwu nde a (ngwangwa na osiso) za? Ka o na ndi ive na asugba wo nabu? Ngwakata okwu emeele o na di nve ima nke wu nke.

Does anyone know the regional origins of the words 'ngwangwa' and 'osiso' or are they both present in the same dialects? Cross-pollination has made it hard to tell which is which.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 7:25am On Dec 31, 2012
Ndaa nde no nwa?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 8:00pm On Dec 31, 2012
I rokutara m hnwe l'agbala m nkuzo.

I am more inclined to say that ngwangwa is likely southern, while osiiso is northern. My only reason for stating such is that (in my experience) groups in the southern regions seem to use ngwangwa more and sometimes use osiiso, while people that I know from northern regions seem to use osiiso more and one osooso that I've heard a few times. Doesn't mean that I've never heard anyone from northern regions using ngwangwa. I just don't associate ngwangwa with them. Like you said, the two have so cross-pollinated that it is difficult to know for sure.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by OdenigboAroli(m): 8:16pm On Dec 31, 2012
ofu
ibuo
ito
ino
ise
isato
itenani
ili

Idenmili kpomkwem.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by OdenigboAroli(m): 8:18pm On Dec 31, 2012
Anambrarians use both "ngwangwa" and "ososo".
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ezeagu(m): 9:17pm On Dec 31, 2012
Agbor: ọsịsọ, ejijei
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 12:20am On Jan 01, 2013
Inyi emeele nni.
Thanks for your replies.

Na wo nabu, ndaa nke wu Izugbe?
Out of the both of them, which one is centralized?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 7:52pm On Jan 03, 2013
Wo laabu sokwa la ke Izugbe; part of the Onicha-Enugwu and Owerri-Aba standard or "urban Igbo".
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by EzePromoe: 8:10pm On Jan 03, 2013
Me duo gba inhia n'ilu Isoma ma na keta ka me n'ohu threadi wa. Me du no repu PHC! AMMEKA! NWENE! Odumchi inhiala?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 3:51am On Jan 04, 2013
ChinenyeN: Wo laabu sokwa la ke Izugbe; part of the Onicha-Enugwu and Owerri-Aba standard or "urban Igbo".

Imeele o.
Biko, m ma na I ma na-ri guma m wu onye oke ajuju; ewekwa iwe ka m juoteeri gi ajuju olu odo: aga a I dere "Wo laabu", Ngwa ana-suje "wo" ka o bu "ha"? Moo m nobe na-ri na o "ha" ka inyi na-suje.

Thanks.
I know that you might think that I am someone that likes to ask many questions, but don't be annoyed, let me ask one more: since you wrote "Wo laabu", does Ngwa say "wo" or "ha"? I have always thought that you guys say "ha".

Eze Promoe: Me duo gba inhia n'ilu Isoma ma na keta ka me n'ohu threadi wa. Me du no repu PHC! AMMEKA! NWENE! Odumchi inhiala?

eeeeh, Eze Promoe, nwa za avo nne Ikwere, m "hiala". Ndaa aga gonwo mere?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 4:33am On Jan 04, 2013
Ochi yie. Have you ever seen "ha" whenever I write Ngwa? Lol. No o, "ha" is not okwu Ngwa, but "wo" is (at least in some communities).
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Promoe(m): 10:12am On Jan 04, 2013
odumchi:

Imeele o.
Biko, m ma na I ma na-ri guma m wu onye oke ajuju; ewekwa iwe ka m juoteeri gi ajuju olu odo: aga a I dere "Wo laabu", Ngwa ana-suje "wo" ka o bu "ha"? Moo m nobe na-ri na o "ha" ka inyi na-suje.

Thanks.
I know that you might think that I am someone that likes to ask many questions, but don't be annoyed, let me ask one more: since you wrote "Wo laabu", does Ngwa say "wo" or "ha"? I have always thought that you guys say "ha".



eeeeh, Eze Promoe, nwa za avo nne Ikwere, m "hiala". Ndaa aga gonwo mere?
Me no ome nkari nkari. Iwialawe! Nwere ge kwanu ya nu rumu we (no owuru nu ge lulam nwere)
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 9:08pm On Jan 05, 2013
Promoe, how does Igirita say "they"?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ezeagu(m): 11:09am On Jan 06, 2013
Promoe:
Me no ome nkari nkari. Iwialawe! Nwere ge kwanu ya nu rumu we (no owuru nu ge lulam nwere)

Uhm, why is Ikwere like Ika?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by EzePromoe: 2:20pm On Jan 06, 2013
ChinenyeN: Promoe, how does Igirita say "they"?
WE

ezeagu:

Uhm, why is Ikwere like Ika?
Really? I don't know how Ika speak theirs but if it's like this they speak then I think it won't be a big thing to learn
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by EzePromoe: 2:23pm On Jan 06, 2013
But to tell you the truth, Ikwerre dialect is the hardest i've encountered after Afikpo.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 5:28pm On Jan 06, 2013
Eze Promoe: WE]
Thought as much.

So now, I'm curious about the syntax below (the bold).

Promoe: Me no ome nkari nkari. Iwialawe! Nwere ge kwanu ya nu rumu we (no owuru nu ge lulam nwere)

What is the function of "we" in "ya nu rumu we"? I ask because I'm interested in seeing if your use "we" in that context is the same as it would be in Ngwa.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Abagworo(m): 6:10pm On Jan 06, 2013
ChinenyeN:
Thought as much.

So now, I'm curious about the syntax below (the bold).



What is the function of "we" in "ya nu rumu we"? I ask because I'm interested in seeing if your use "we" in that context is the same as it would be in Ngwa.

Interestingly I've noticed 4 different words for "them" in Ngwa. "we", "wo", "be", "hu".
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by EzePromoe: 6:36pm On Jan 06, 2013
ChinenyeN:
Thought as much.

So now, I'm curious about the syntax below (the bold).



What is the function of "we" in "ya nu rumu we"? I ask because I'm interested in seeing if your use "we" in that context is the same as it would be in Ngwa.
Oh my word! I actually meant 'annu' (unu) not 'we'. I didn't see that earlier to edit it.
EDITED!
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by EzePromoe: 6:38pm On Jan 06, 2013
Promoe:
Me no ome nkari nkari. Iwialawe! Nwere ge kwanu ya nu rumu annu (no owuru nu ge lulam nwere)
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 6:44pm On Jan 06, 2013
Lol I knew something was off.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Yujin(m): 6:56pm On Jan 06, 2013
Umunnem shi la mba odo, ekyele m unu! Ndeme nu. Ihye nkyen unu leme atọgbuolem. Asụsụ anyi ghụkwanụ otu ihye.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Yujin(m): 7:11pm On Jan 06, 2013
Mazi Ọdumchi, Chilẹkyẹ gba ghụ-ụmẹ! La ezhiokwu, ẹnwẹchara olu ndu ma-aghọtachahun mana m me shi kan(u) were muta ha: olu du ka Ngwa, Ikwere, Ika la ndu nkyẹ ahun(anwa) nọ mpaghara Ẹbonyi. Unu anwụlẹ
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Yujin(m): 7:43pm On Jan 06, 2013
odumchi: Inyi emeelan ni. Onwe nde odo ka choro ikwu nke wo?
La olu mbe-anyi, anyi la-akpo stream= iyi/unyo,
river= aghọ-mmiri
sea= oshimiri
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Yujin(m): 7:52pm On Jan 06, 2013
Kọlẹ kwanu ka unu nọ? Unu agbafuchale? Ya duwa! Ọ ja d'ụnụ ogyẹ ọdọ.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 8:16pm On Jan 06, 2013
ChinenyeN: Ochi yie. Have you ever seen "ha" whenever I write Ngwa? Lol. No o, "ha" is not okwu Ngwa, but "wo" is (at least in some communities).

O na ezi na avubeem gi ebe I suru "ha" kama o nwe aga Ngwa inyi a di. Ya mu Ngwa o wu digba icho icho. Amusalam ihe ovuru taa.

It's true that I've never seen you write "ha" but this your Ngwa dialect is somehow lol: it has many variations. But nevertheless, I've learned something new today.

Promoe:
Me no ome nkari nkari. Iwialawe! Nwere ge kwanu ya nu rumu we (no owuru nu ge lulam nwere)

Aghosaziim ihe I dere kama o di m ka I si na I di nma, o kwaa? Lol. Ndaa aga Ikwere za asi "aga"? Oo "kpa" di ele nke nde Owere? Ihe m na ri wu na inyi anaa asuje "otu".

I didn't really understand what you wrote but it seems like you said you're fine. Am I right? Lol. How does Ikwere say "how"? Is it "kpa" (like Owere people)? What I'm thinking is that you guys don't say "otu".
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 8:16pm On Jan 06, 2013
Yujin, kanu anyi ñña i hie.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by odumchi: 8:23pm On Jan 06, 2013
Yujin: Mazi Ọdumchi, Chilẹkyẹ gba ghụ-ụmẹ! La ezhiokwu, ẹnwẹchara olu ndu ma-aghọtachahun mana m me shi kan(u) were muta ha: olu du ka Ngwa, Ikwere, Ika la ndu nkyẹ ahun(anwa) nọ mpaghara Ẹbonyi. Unu anwụlẹ

Nwanna anyi Yujin, ndeewo o.

Ihe m kwe mepe ebe a wu ka onyenye musa asusu ibe ya di ele aga anyi nawa eme. Na asusu nde a dum digba ebe a, o nke gi ka m ka ghota.

Anwuchile.
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by ChinenyeN(m): 8:51pm On Jan 06, 2013
Abagworo: Interestingly I've noticed 4 different words for "them" in Ngwa. "we", "wo", "be", "hu".
Which communities did you hear "be" and "hu", if you can recall?
Re: Igbo Bia Suọ Olu Inyì :: Come And Speak Your Dialects by Yujin(m): 2:13am On Jan 07, 2013
ChinenyeN: Yujin, kanu anyi ñña i hie.
Ndẹmẹ o. Aghotahụm ihyẹ i sụrụ. Biko, kọwara m.

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (Reply)

Coining New Igbo Terminology For The Modern Day / The Fulani - Bibbe Fulbe Lessdi Afriki / 30 Awesome Old People With Tattoos, How Will Your Tattoo Look (PHOTO)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.