Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,522 members, 7,819,880 topics. Date: Tuesday, 07 May 2024 at 04:49 AM

How To Go Become A Landlord In Another Man's Land - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / How To Go Become A Landlord In Another Man's Land (1781 Views)

Why Lagos Is A Man's Land / "Lagos Is No Man's Land": A Misconception. / A Man Must Not Lay With A Woman Pregnant For Another Man: How True? (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Ikengawo: 5:56am On Sep 01, 2013
Ndewo nwanne'm n'ile nor na Nairaland, a choromi kele nnu ta'ani

Biko, yerre'm ife ta'ani, anam a su igbo ofuma maka ha murru'm n'obodo oyibo. Ihe merre'm ne de threadi ke wu maka e kushji (teach) umuaka na umuala n'ile nor ga nor haa werre ike i zutu ala na obodo onye ozor. I burru ego ndi yoruba na taawa shiri onu afor a ju

1. Ala Wu Ike: Onye obula burru ala, burru obodo.

2. Zutu ta ulo ndi madu achodi. Je ebe madu buru ulo mebishiri e mebi. Buru ego ntakiri zuta ya. Ruo ya orru ike, ti ya paint, ti flower, ti POP na tile. Madu ga kwu ejibote rent a kwu I bi ngwo.

3. Bank awudi n'ihe ojor. I budi ego ha werre ike'i ye ngi loan

4. Sorro onye zuru ulo, jor ya ajuju, muta ihe o merre

5. Ngi na nwanne ngi mor ndi i trusturu ru ano werre ike i ti ego 25% - 25% - 25% -25%.

6. Zuta sonso room i bido....ye ya oge ntakiri. chargu ga rent kara room ozor nor na ulo ahu. oge a bia zuta room nabu, zuta room ator. Oge ntakiri ulo nile ga wu ke ngi.
Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Nobody: 6:11am On Sep 01, 2013
Nwanne, ihe niile e kwuru bukwa eziokwu ooo. Mana mu adighi acho ka ndigbo na edozii obodo ndi ozo
Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Nobody: 6:14am On Sep 01, 2013
Ikengawo: Papa ngi ne me dibya na ajofia Ekiti, o ma Englishi?
Mama ngi ne re toto ya na afia makoko o ma Beke a su?
ofu anya(black eye) nwanee, e di kwa wicked ..lol

1 Like

Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Ikengawo: 6:22am On Sep 01, 2013
liberty300: Nwanne, ihe niile e kwuru bukwa eziokwu ooo. Mana mu adighi acho ka ndigbo na edozii obodo ndi ozo

nwanne, ki kwuru wu ejiokwu, mana afudi'm nnsobu nor na madu buru ego di na lagos mor abuja mor kano ti ya na ala ndigbo.
I zuta ulo nor na Lagos, charge madu ego ibiri ngwo, buru ego ahu ruo ejibote factory na ama nna ngi, werre ajor sense.

I zuta ala na obodo igbo kara na oge anyi. maka madu n'ile chori zuta land na Owerri na Enugu mor villa ha now now. I zu apartment na Lagos, buru ego ni, ruo factory na ama ndigbo werre ishi.
Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Ikengawo: 6:35am On Sep 01, 2013
Ihe anyi neediri me wu eh...


Me afia na gani e produce na ala ndi ozor: I re ala, e me bank, import/export etc
Me afia werre iki produce na ala anyi: oru-oyibo (factory), oru-igbo, etc



I ma ihe ndi chinko ne me? Oru-itiotu (Assembly )


Ha je na ulo-oru ndi Wal-mart eh, jor ha ha werre iki oru igwe ha kor wu otu.



Ndi walmart ga ekpere re ndi chinko parts ha.

Ndi chinko buru parts ha ruo ya ko wu otu

[img]http://www.durangoherald.com/storyimage/DU/20101226/NEWS01/712269920/AR/0/AR-712269920.jpg&ExactW=620[/img]





Ti'ge aha ha, re ndi madi igwe na walmart. Ego uwa nor ma oru-oyibo na oru-itiotu. Owu ihe Innoson ne me, oru-itiotu moto ndi chinko. Anyi werriki burru TV, phone, moto, igwe, iheobula madu get ti ego ukwu i zuta na ala ndi-igbo. Zuta ala ibe zorro na chargi ha rent, ogbasara'm
Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Tolexander: 7:15am On Sep 01, 2013
Akoro po ki onyi ebere ji npa aka si jo nko fiki faka gburugbu eze omirin sukusuku nparipa?
Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Nobody: 11:31am On Sep 01, 2013
Mighty Sparrow: dubious race, dubious language, dubious deals.
Onwe gi ti ishi na otele okukor...

1 Like

Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by EzePromoe: 5:35pm On Sep 01, 2013
Tolexander: Akoro po ki onyi ebere ji npa aka si jo nko fiki faka gburugbu eze omirin sukusuku nparipa?

Zulu? undecided

1 Like

Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Nobody: 2:07am On Sep 02, 2013
Ikengawo: Ihe anyi neediri me wu eh...


Me afia na gani e produce na ala ndi ozor: I re ala, e me bank, import/export etc
Me afia werre iki produce na ala anyi: oru-oyibo (factory), oru-igbo, etc



I ma ihe ndi chinko ne me? Oru-itiotu (Assembly )


Ha je na ulo-oru ndi Wal-mart eh, jor ha ha werre iki oru igwe ha kor wu otu.



Ndi walmart ga ekpere re ndi chinko parts ha.

Ndi chinko buru parts ha ruo ya ko wu otu

[img]http://www.durangoherald.com/storyimage/DU/20101226/NEWS01/712269920/AR/0/AR-712269920.jpg&ExactW=620[/img]





Ti'ge aha ha, re ndi madi igwe na walmart. Ego uwa nor ma oru-oyibo na oru-itiotu. Owu ihe Innoson ne me, oru-itiotu moto ndi chinko. Anyi werriki burru TV, phone, moto, igwe, iheobula madu get ti ego ukwu i zuta na ala ndi-igbo. Zuta ala ibe zorro na chargi ha rent, ogbasara'm
Nwanne, uche gi di ya.
Owu ihe ayi kweshili ime.
Nwete ego na Lagos tiye ya ebe o g'aba ulu na b'ayi.

1 Like

Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Nobody: 8:52am On Sep 04, 2013
Umunne, unu werenu Igbo onye obula ga aghota were n'edeputa ihe unu choro ide.

O baghi uru na idechara ihe ebe a, mana o nweghi onye ghotara ihe I dere.

Ka anyi werenu Igbo-izugbe n'ede. Bikonu.

1 Like

Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Chamackh(m): 10:26pm On Sep 04, 2013
Mgbe ozo I ga ede ihe di otu a, gbalia were Igbo Izugbe ka anyi wee ghota ihe Idere. Biko okwa di oke mkpa.imere ofuma ituputa atumatu ndia, Chukwu gbagi ume! (IGBO BU IGBO Onye Aghala Nwanne Ya)
Re: How To Go Become A Landlord In Another Man's Land by Ikengawo: 3:06pm On Sep 10, 2013
Orru ke m'chori ru na Villa'm wu orru iron

I mma na i werriki werre iron ndi madu tufeshiri, werre okwu rumashi rod i werriki werre na ru ulo, office, etc etc


https://www.youtube.com/watch?v=xWj6aVeN4bE
o ra di ahu ime

(1) (Reply)

Man Turned Into A Keke In Umuahia Abia State / Igbo Tribes In The South South 1.......the Etche People(wikipedia) / Photos: Ooni Of Ife Wears Aare Crown For First Time Since Coronation

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 23
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.