Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,972 members, 7,956,636 topics. Date: Monday, 23 September 2024 at 04:00 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Who Can Translate This? Igbos Only (1804 Views)
Who Can Translate This From Yoruba To English? / New Yam Festivals (igbos Only / A Man Cannot Claim A Child If He Did Not Marry The Mother (igbos Only) (2) (3) (4)
Who Can Translate This? Igbos Only by Nobody: 6:35pm On Sep 24, 2013 |
Igbo bu Igbo,Udo diri unu !!! Onyenweanyi nonyere unu nile !!! Biko Umuafo Igbo ndi nwem,achorom ka anyi mere onwe anyi ihe obiuto. Biko tugharia/sugharia ihe edemede a na asusu bekee. "Ana ele agadi nwanyi anya n'onu odi ka obu na ojibugh ya ta nsusu". Biko oburukwa na inwere ihe edemede ozo na asusu bekee,deputa ya ka anyi tugharia ma obu sugharia ya na asusu Igbo. |
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by bigtt76(f): 6:48pm On Sep 24, 2013 |
Google translate |
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by DarqChild: 6:49pm On Sep 24, 2013 |
Staring at an old woman's lips it looks like she never kissed with them. |
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by Nobody: 6:54pm On Sep 24, 2013 |
DarqChild: Staring at an old woman's lips it looks like she never kissed with them.Ibu ezigbo nwafo Igbo. Nna gi muru gi |
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by Nobody: 6:58pm On Sep 24, 2013 |
bigtt76: Google translateIpukwara ideta n'asusu bekee ka anyi tugharia na Igbo |
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by princemmab(m): 7:08pm On Sep 24, 2013 |
Ana ma bia, kam je mahadum niageriaya nke no na nsukka. Obura na m mecha mastas n'asusu ibo, m tugharia ra gi ya. O |
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by achinaboy(m): 8:48pm On Sep 24, 2013 |
ama ka ike agwu agadi nwanyi,o ma ya ruo ebe okere ada ya nwanyi di nkita siri na anya ka o ji eri aja achuru nélu isi kote ebu,ogbaa ya kedu ka m ga esi nwee nkwa,na akwa aka nóbi biko tughariaram okwu ano ndia kpom kwem |
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by sarutobie(m): 7:10am On Sep 27, 2013 |
chiover: Igbo bu Igbo,Udo diri unu !!! Onyenweanyi nonyere unu nile !!! Biko Umuafo Igbo ndi nwem,achorom ka anyi mere onwe anyi ihe obiuto. Biko tugharia/sugharia ihe edemede a na asusu bekee.True igbos,peace be unto you!!! May Our creator be with you all!!! Please my true sons and daughters of igbo,I want us to do a fun thing.Please translate this writing in the english language. Please if you have any writing in the english language,write it out so that we can translate it in the igbo language. |
(1) (Reply)
See Popular IGBO Names, Gender That Bears It And Its Meaning! / Who Are The Mokole? / The Future Of Our Indigenous Languages
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 12 |