Nairaland Forum

Welcome, Guest: Join Nairaland / Login / Trending / Recent / New
Stats: 1272924 members, 1746687 topics. Date: Sunday, 23 November 2014 at 06:51 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (2) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (113416 Views)

Mrs Dike An Igbo Citizen To Become The First Female OBA In Yoruba / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (1) (2) (3) (4)

(0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) ... (203) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:39pm On Apr 03, 2010
Kedu ihe owu anyi na eme na azu azu? Biko nya were oso gbagote enu!! lol Umuigbo Hiiiiiiiiiiiiiiiii
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:01pm On Apr 03, 2010
Umuigbo happy Easter
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:27pm On Apr 08, 2010
@Agaba

Agaba since i'kpopora thread aaahhhhhh, ana ana ka ona agazi.

Agaba, why ijiri were aka gi kpopo thread aaaahhhhh, ehnn Agaba?

Agaba must you kpopola this thread, why ihapugi ka onye ozo kpopo thread ahhh?

Agaba anyi mere ihe ojuo nabata gi na thread aghaaa, such that ijiri were aka gi kpopo thread, that no one posts in anymore.

Agaba? angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:45pm On Apr 08, 2010
grin grin
O bu onye ara,
akulolulolulolo x3
O bu isi mgbaka
akulolulolulolo x3

Ara ga-agba ndi ara. Dafur kedu specialty gi? Isona ndi intra-trouserly? O ya Ikomi choro intratrouser treatment

Ikomi lekwa egwu were. Yorima nkwa

[flash=425,344]
http://www.youtube.com/watch?v=jM-0dIC2BK4&hl=en_GB&fs=1&"[/flash]
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:29pm On Apr 10, 2010
chei, agaba mkpum grin . . . so, credit cruch akuruola gi n'ishi grin grin . . . cheeeei, agaba agbawala ara o . . . agaba my brother grin grin grin

nwanne were ya nwayo, lekwa threadi imepere, all of a sudden onweghizikwa onye choro ibia ogbako umunna cool

agaba next time ejikwala aka ekpenta gi emepere anyi thread inula angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:57am On Apr 11, 2010
pres-elect:

chei, agaba mkpum grin . . . so, credit cruch akuruola gi n'ishi grin grin . . . cheeeei, agaba agbawala ara o . . . agaba my brother grin grin grin

nwanne were ya nwayo, lekwa threadi imepere, all of a sudden onweghizikwa onye choro ibia ogbako umunna cool

agaba next time ejikwala aka ekpenta gi emepere anyi thread inula angry
grin grin grin Taa gbafuo ebe a. Kedu ihe ji gi I bia ebe a bia denye aha gi? O di ka Credit crunch ekweghi gi nuo mmiri togbo iko?

Bia ka m nyetu gi ego. O murunwa ga-adi ya agaghi ebu ibu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:59pm On Apr 12, 2010
nnaa, agaba ee, the credit crunch abanyela m na okpuru otele m, that is, anaghi m ahuzi uzo now. odika m ga adabazi welfare arrangement ugbua. akuko apuola na be careful o

bia, agaba, inakwadi aju maka nwanne gi nwoke wu toshnwanyi? odikwa ndu? ka recession omeela ya ka o banye military ga magbuo onweya na irak grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:06pm On Apr 12, 2010
A na m ajukwa ese ya oo. O di m ka Feli ji ya aka maka ahubeghi m Feli eri oge Toshi biadebere ebe a.
Tosh kwuru chi m no shaking
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 8:11pm On Apr 12, 2010
anuru m na o nwetara oru na brothel. oru ya wu ime sample ihe umunwanyi nile biara igba akwuna. omechaa the sample ya etinye the price value of each one. anukwara na for the sake of marketing, aha office ya wu brothel's psychobiological consultant . . ochi atogbuola m, mana oru ya wu ime umunwanyi nile. tinyere ha price value cool

toshman alaala mkporo be that. ndi mbano chefuzie ya, ogaghi alotakwa again grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:36pm On Apr 12, 2010
pres-elect:

anuru m na o nwetara oru na brothel. oru ya wu ime sample ihe umunwanyi nile biara igba akwuna. omechaa the sample ya etinye the price value of each one. anukwara na for the sake of marketing, aha office ya wu brothel's psychobiological consultant . . ochi atogbuola m, mana oru ya wu ime umunwanyi nile. tinyere ha price value cool

toshman alaala mkporo be that. ndi mbano chefuzie ya, ogaghi alotakwa again grin grin grin

Chei, O buru na udi oru a di, gini mere ndi alakuba ji egbu onwe ha maka umuagboghobia iri asa na-abuo na-amaghi nwoke?

Toshi ga-enyere america aka ikwusi agha ndi nti ike.

Brothel psychologist grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 11:14pm On Apr 14, 2010
agaba . . agaba . . .agaba . . . breaking news . . . anuru m na toshnwanyi enwetala contract i me mascot new condom putara ohuru na amerika . . . toshman a burula ogaranya o o o o

and anuru m na otele tuwara nwanne ya nwanyi ime grin mpa otele choro ikpola ya village ka dibia mepuya agwa ojoo na ahu grin grin grin

finally, anuru m na romanus nwa spain ahapula spain gawa france, o si na umu mgboto spain ejula ya afo, o choro new spice grin grin

agaba aga m n'enye gi briefings as soon as i get them, kama the problem wu na all these reports are still unconfirmed. but somehow, o mere explain ihe mere threadia ji dighizikwa hot as before
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:19pm On Apr 15, 2010
faketan na darfur angry . . . anyway . . . .

faketan, i ka na achu felicia? cheesy

darfur, i ka na asa efere na central london? grin

anuru m na faketan na ere mmanya ngwo na old kent road grin grin grin grin , side ebe felimbombo bi grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:27am On Apr 18, 2010
Chei

Unu ahula m eshishi. Lekwanu Tosh gbara n'ama after many years in pudha grin
Tosh kedu maka Feli?

Ijirila ukwu gbachie uzo. Gwa m etu isi eme ya mere na nwunye gi achoputabeghi.

Chei Toshi kwuo eziokwu

Anyway alright O di mma

Ngwa Toshi kedu maka contract niile I na-enweta?
Sampling contract na condom contract. Chei very soon ga-enweta licking contract
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 8:28pm On Apr 19, 2010
agaba no mind that yeye akpa amu man grin

o richaa ego condom ya abia ebe a n'ekwughari inyo nile si ya n'otula aputaga
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:41pm On Apr 19, 2010
grin grin grin grin grin
Hapukwara m Tosh m biko. Ka o merewa condom ya gawa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 11:43pm On Apr 19, 2010
agaba mkpum grin . . . gin na tosh, unu agwabeghi anyi ihe mega nu between unu abuo na felicia a.k.a felimbombo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by 006(m): 6:52am On Apr 21, 2010
Igbo bu Igbo, ekele kwa m unu ncha.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:27pm On Apr 23, 2010
darfur, zaa ajuju m juru gi. i ka na asa efere na central london cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:08pm On Apr 23, 2010
toshmann:

darfur, zaa ajuju m juru gi. i ka na asa efere na central london cool
Toshieee

I jikwa ya grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:15pm On Apr 24, 2010
toshman, aga m aza ajuju gi oge igwochara gonorrhea mege gi grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:19pm On Apr 24, 2010
Asi asi. Tosh ejighi condom ya egwuri egwu.

O nweghi Gono no ya na ahu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:16am On Apr 25, 2010
agaba imaghi na enwere oria ndi di condom resistant grin

gakwaa mara ihe mega toshwoman
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:31pm On Apr 25, 2010
Agaba angry

Isi na ikpoporo thread ona aghazi ana ana, Agaba this should give you serious concern.

Agaba its just like ebe madi kpohere bizness odaaaa, Agaba? undecided

Agaba ihe wu kpa bad omen.

Ehnnn Agaba? grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 1:37pm On Apr 25, 2010
Nde Igbo ndeewo nu. Asi m ka m bia bia ekelekwara unu. Oliakwanu nu? Ahu o dikwa? Jidesia nu nke unu ji.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:38pm On Apr 25, 2010
ChinenyeN:

Nde Igbo ndeewo nu. Asi m ka m bia bia ekelekwara unu. Oliakwanu nu? Ahu o dikwa? Jidesia nu nke unu ji.

Ndeeeewwwwoooooo. Ole nkwe ri. Ahu odikwa?

Anyi miss kwara gi, I missi kwara anyi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by 0hsisi: 5:26am On Apr 26, 2010
Ikomi lekwa m ebe m no n'agba egwu n'ekele kwa Chineke

[flash=425,400]
http://www.youtube.com/watch?v=Wq2lMymXRDA&hl=en_US&fs=1&"><[/flash]
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 1:30pm On Apr 26, 2010
0hsisi:

Ikomi lekwa m ebe m no n'agba egwu n'ekele kwa Chineke

[flash=125,100]
http://www.youtube.com/watch?v=Wq2lMymXRDA&hl=en_US&fs=1&"><[/flash]

Osssssiiiiii muo. Otito diri Jesu, na ndi ebebe.

Innnnaaaaaa agba shege. Ima that was the reason ijiri kporo gi naaa that first day, or have you forgotten.

Ebeeee igbara pisces wu after midnight, Ossssiiiii hapu story oooohhh, iwu one in town.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:48pm On Apr 26, 2010
Lekwa Nwando na egwu awantiro etiti abali.

Kedu ebe mr nwando no?

A ga m akotakwa grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:07pm On Apr 26, 2010
ebelebe igba shocked
ebelebe igba shocked
ebelebe nke igba igba igbakirigba shocked shocked shocked shocked

osisi, from nowhere gi agbaa life with nkwa umuagbogho. nwanne yorima nkwa gi oooo. . . mana ka m juo kwa o, gini mere iji dee aha toshman eze umunwanyi n'egwu ahu. then gi bia si ikomi lere nkwa. nwanne na wa for you . . .

mana ina ayokwa nkwa o. echekwa m na iwu mama mmadu, amaghi m na iwukwa agboghobia o grin . . . . chei . . ikomi na toshnwanyi leeeee . . .
osisi biko jirikwa wedding ring gi ebe obula ina aga o, maka ndi dika agaba na tosh . . na ikomi . . na . . . . . ndi ozo na achoghi ilu nwanyi ma ha anaghi eji anya ahu nwayi no na di grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 9:07pm On Apr 26, 2010
Ikomi, ee. Ahu dikwa. Aguru unu wa no na-agu m. O bu ya bu ihe m ji bia atufurunu nu ekele. Ka isi okwu a noo n'ihu. Igbo nma nma nu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:19pm On Apr 26, 2010
Dafur mechionu,

Emekara m gi? grin grin grin Bia kedu ebe ichulara Ifyalways?

Jekwa kpolata ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:25am On Apr 27, 2010
Osisi amata go onye iwu now, iwu onye umulogho maka chinaeke. Osisi wu onye village anyi ooh.
Uwa nkaa sef, small world.

But osisi ina ayo kwa nkwa, igara igosi anyi some backside now, how u stingy like this eehh. small backside ga eme umuokorobia like agaba na darfur obi oma small naw. Osisi biko re-record biko.

Agaba achoro m izu garri, i'nwere nke yellow ma obu nke ijebu? summer abia wala so aga m na anu garri now ka m were na e coolu tempa. Asi i'nweghi jioro m Otele ma onwere buko.

(0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) ... (203) (Reply)

Beautiful Faces Of Africa / Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Pictures Of African Traditional Clothing!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2014 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See Nairalist and How To Advertise. 83
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.