Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,412 members, 7,954,645 topics. Date: Saturday, 21 September 2024 at 04:25 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (301111 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (224) (225) (226) (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by WomanOfRace(f): 7:48am On Dec 08, 2016 |
Hmmmmm ndumuodu a bu maka umunwoke anyi no na mba ofesi na umuagboghobia anyi, bikonu, anyi achoghozi agwa ojoo ahu nke unu na adiba akpa. Ufodu n'ime unu anuola nwanyi onyeocha, mana unu na ago agugo ma unu lota ekeresimesi ,were ohere a pia umuagho anyi oku nke di egwu; ufodu bukwa nga ka ha no kemgbe,ufodu bukwa akpu na efere ka ha na asa na ala bekee mana ha lota agaghi anulu ha ihe. Biko doo do dooo,umuagho anyi kpachapunu anya unu o, okwa ha pitorichaa unu na ekeresimesi,ha lachighaa azu,ekwenti ha ga aba ihe ndi bekee na akpo"voice mail". Ekwuchaa m ka oha mu na onu. Nke onye nwere,nya ju ya afo. Ututu omma. 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwaiberibe: 10:35am On Dec 08, 2016 |
ariesbull:Legodu ndi I na aju ese ha. Ikpu mmadu na Ikpu mmuo. 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwaiberibe: 10:45am On Dec 08, 2016 |
WomanOfRace:Nne, kedu udi women empowerment ndumodu di nke a? Onye na akoro gi akuko ifo ndi a niile, na umu boys anyi no na mgbagote aluchago umu nwanyi ndi bekee? Ichoziri ka umu ada anyi chubazie anyi achuba ka osu? Biko hapu okwu I na amachaghi amacha. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by WomanOfRace(f): 11:12am On Dec 08, 2016 |
Nwaiberibe: Hapu maka gi; aka gi nwee ike idi ocha mana ihe m kwuru bu eziokwu. Okwa anya ka anyi ji agba ekeresimesi. Agbchaa oso,a guu oteeaka. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by dollarlander: 1:16pm On Nov 04, 2017 |
AndreUweh: Please, I beg you in the name of God. could you write the lyrics of this song for me "onum-juru n'ekele" Thank you and God bless. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by awesome4: 10:40pm On Nov 08, 2017 |
Enugu girl here one love |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by abumeinben(m): 10:45pm On Nov 09, 2017 |
awesome4: Can you help with a detailed route from Enugu or Umuahia to Osogbo? AndreUweh dollarlander WomanOfRace Nwaiberibe Christopher123 MansaPiye Ariesbull Thanks |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by WomanOfRace(f): 9:15am On Nov 10, 2017 |
abumeinben:I'm from Anambra |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by WomanOfRace(f): 9:18am On Nov 10, 2017 |
Nwaiberibe: Odi egwu! Ekereesimesi elugo ozo....aku ga ebido feghariwa. Jisie nu ike. Umuagbogho anyi biko muru nu anya ka azu o. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Estellar: 10:11pm On Nov 16, 2017 |
Anam ekele unu o... I hope I got that..Estelle representing Abia |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 10:24pm On Nov 25, 2017 |
Ndi b'anyi ndeewo nu�. Amam Na aru dicha onye obuna. Jisie nu Ike. 2 Likes |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwaiberibe: 7:36pm On Dec 21, 2017 |
Anam acho Ilarute ulo maka Ekeresimesi mana ahubeghim fuel o! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Homeboiy: 10:33am On Dec 22, 2017 |
awesome4: Ada 042 ekelem gi o 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 11:24pm On Dec 30, 2017 |
Nna eh, otekwala aka m dere ihe na tiredi a! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ariesbull: 8:28am On Jan 17, 2018 |
abumeinben: Udo di....kedu ije |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:15am On May 23, 2018 |
Keeping the house busy.. onyeisi ala abiala ozo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Baronyuyu: 3:28am On May 24, 2018 |
Ndewo ụmụnne m na ụmụnna m. dollarlander: Ámá m na oteela aka ị jụrụ ajụjụ a mana kama ọ ga adịba asaghi asa, ka m tinye ya ọnụ. "Onye nwe anyị ana m ekele gị oo Onu'm juru n’ekele ebe I mere ndụ fọrọ mụ o Onum juru n'ekele" Oteekwala aka akara eriri a dibara ọkpọrọ, biko unu pụta ka gwụ Kọrịta na ya. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by dollarlander: 8:48pm On Jun 07, 2018 |
Baronyuyu: Thanks 1 Like 1 Share |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Banmeallday: 9:37pm On Jun 07, 2018 |
(1) (2) (3) ... (224) (225) (226) (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33 |