Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,155,788 members, 7,827,911 topics. Date: Tuesday, 14 May 2024 at 07:03 PM

Gwam! Gwam! Gwam! - Culture (9) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwam! Gwam! Gwam! (42290 Views)

Gwam Gwam Gwam . . .? / Show Off Your Gwam Gwam Skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (6) (7) (8) (9) (10) (11) (12) (Reply) (Go Down)

Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 7:45am On Mar 10, 2008
Apiti

Gwam ihe a gbara na mba nu ya na mba?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 8:50pm On Mar 10, 2008
lol echebobo. cheesy a nam na o nani gi ga azata ya.

echelon:

Apiti

Gwam ihe a gbara na mba nu ya na mba?
o dim ka o bu egbe ala/egbe ndum . undecided

@topic,gwam dum,gwam yom ?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 12:01pm On Mar 11, 2008
ifyalways:

lol echebobo. cheesy a nam na o nani gi ga azata ya.

Isi aha m ka Kilimanjaro  grin

ifyalways:

o dim ka o bu egbe ala/egbe ndum . undecided
I zatara ya!

ifyalways:

@topic,gwam dum,gwam yom ?
Amaghi m nke a. Onye ma ya gwa anyi
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 4:20pm On Mar 11, 2008
echelon:

Isi aha m ka Kilimanjaro  grin
I zatara ya!
Amaghi m nke a. Onye ma ya gwa anyi
. . .lol.
i si na i maghi ya?ebelebe igba.unu ga egburu m ewu then.  tongue
osisa ya bu eluigwe na ala   grin

@topic,gwam ihe kuru aka n'ime ohia ?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 4:34pm On Mar 11, 2008
Ukpaka!
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 5:49pm On Mar 11, 2008
Ok.mana ekwuteghi m ya na mbu. cheesy lekwa otu esi ekwu ya:
gwam ihe kuru aka gbaba ohia ?

i zatara ya anyway.
@topic,gwam ihe kuru mmiri la n'elu?
gwam akwa chukwu suru na anaghi ako ako?
gwam ihe mere eze obe akwa?
gwam otu ibe ji zuru uwa onu?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 7:55am On Mar 12, 2008
O di mma. Ya na i ma na i kwuteghi ya na mbu?

Aziza gwam gwam
1. Aki bekee
2. Ire
3. amaghi m ya
4. Onwa

Gwam ebughi uzo, ekpeghi azu?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 6:53pm On Mar 12, 2008
lmao.
echebobo atola m now.E mere m mistake na nke ato ahu mana e nwerekwara m ike forgeia ya cheesy well ,lets say,NSI oku grin

e bughi uzo,e kpeghi azu? ikikere ukwu tongue

gwa m :
ihe mere eze ora ntu?
nwanyi oma nochiri uzo,onye bia o susue ya onu?
umunne abuo no otu ebe ma ha adighi ahu onwe ha anya?
otuto onye o bula bisere onu?
a gawa agawa o buru uzo,a lawa alawa,o kpeta azu?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 6:02pm On Mar 13, 2008
ifyalways:

e bughi uzo,e kpeghi azu?
Mba. O nkita
ifyalways:

gwa m :
ihe mere eze ora ntu?
nwanyi oma nochiri uzo,onye bia o susue ya onu?
umunne abuo no otu ebe ma ha adighi ahu onwe ha anya?
otuto onye o bula bisere onu?
a gawa agawa o buru uzo,a lawa alawa,o kpeta azu?

Ngwa, ka m nwaaa oke m

1. Ube
2. nke a tara akpu!
3. Aki gbara mkpi
4. amaghi m nke a
5. Onyinyo mmadu

Odi m ka m nwere 60% (B)  grin

Gwam kpotokpoto n'obi ogaranya?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 6:26pm On Mar 13, 2008
lol .Nwoke ike.
nwanyi oma nochiri uzo,onye bia o susue ya onu ?
nsi a nyuru na uzo,onye gafete ya bufo aso grin

otuto/etuto onye o bula bisere onu?
Ara !

kpotokpoto na obi ogaranya . , o gbara m nchefu mana o dim ka o bu nkita ma obu otu anumanu undecided

gwam Nri oma no na bem Nna m mana e weghim ike iri ya?
Umunne abuo na anaghi emetu onwe ya aka?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:14pm On Mar 14, 2008
ifyalways:

otuto/etuto onye o bula bisere onu?
Ara !
Aka na-ebisa ya onu ruo taa!!!

ifyalways:

kpotokpoto na obi ogaranya . , o gbara m nchefu mana o dim ka o bu nkita ma obu otu anumanu undecided
Eriri udo enyi

ifyalways:

gwam Nri oma no na bem Nna m mana e weghim ike iri ya?
Umunne abuo na anaghi emetu onwe ya aka?

Ndi a takwara akpu, mana ka m nwaa oke m

1. Nwanne m nwanyi mara mma
2. biko nyere m aka. lol
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 6:05pm On Mar 14, 2008
Ok.i zatara nke i zara.
umunne abuo na anaghi emetu onwe ya aka?
eluigwe na ala grin

topic,gwam nwanyi oma ana apiwa onu mgbe o bula?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 10:22am On Mar 15, 2008
ifyalways:

topic,gwam nwanyi oma ana apiwa onu mgbe o bula?

Udara!

Gwam ihe na-acha zaa n'ikpa
Gwam anu nwere otu ukwu
Gwam ihe buru gi uzo taa oji awara awa
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 7:30pm On Mar 16, 2008
ihe na acha zaa na ikpa- - - - - utu
anu nwere otu ukwu- - - - lol,no idea
ihe buru m uzo taa oji- - - -mbo aka

gwam ihe mere ede o be nwi ? tongue
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 8:12am On Mar 17, 2008
Anu nwere otu ukwu = Ero

Ihe mere ede o bee nwii. Mba mba Ify i dara ya. Ihe a bughi gwam gwam gwam.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Scopium: 11:28am On Mar 17, 2008
[size=13pt]Gwam gwam gwam gwam umunne abuo na-adighi ahu onwe ha anya?[/size]
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 6:40pm On Mar 17, 2008
lmao
o kwa na o bughi gwam gwam gwam? lol
uburu eke m achowala ikpochi be dat grin then maybe o bu ilu undecided

@scorpion onwa na anwu/umu ejima no na afo undecided

@topic,gwam ihe chiri umu gbaba ohia?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 3:06pm On Mar 19, 2008
ifyalways:

lmao
o kwa na o bughi gwam gwam gwam? lol
uburu eke m achowala ikpochi be that grin then maybe o bu ilu undecided

Ama m nke oma na I mara na o bughi gwam gwam gwam. O bughikwanu ilu. O di ka i si gwam onye mere mmiri jiri baa opi ugboguru?

ifyalways:

@topic,gwam ihe chiri umu gbaba ohia?

O di ka anya ura na-eme gi? O di mma gwam zaa ya. I zata ya m zutara gi lunch($10)

Ihe I choro ikwu o bughi: Gwam ihe gba aka baa ohia chiri umu puta?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 7:13pm On Mar 19, 2008
lol
Ok,Mazi echelon,i ma na akala m grin am trying so hard to cheta ihe onye nkuzi m na sekondary skull guziri m .
ngwa ihe gba aka ba ohia chiri umu puta bu erhm. . .Oka ma o bu ukpaka undecided
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 3:36pm On Mar 24, 2008
ifyalways:

lol
Ok,Mazi echelon,i ma na akala m

news!

ifyalways:

ngwa ihe gba aka ba ohia chiri umu puta bu erhm. . .Oka ma o bu ukpaka undecided
Asisa ya bu Ede
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 6:02pm On Mar 24, 2008
news abughikwa akuko ifo cheesy nkea bu akuko uwa ! tongue

@topic,gwam ihe no gi na ihu/iru na ututu,noro gi na azu na uhuru chi ?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 7:22am On Mar 25, 2008
Eee, o bu akuko uwa na i kaala nka grin

Osisa ya bu Onyinyo mmadu (shadow)
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 3:33pm On Mar 25, 2008
Echelon nke ahu gbasara gi.old age is a pride na ala m tongue

@topic gwam ugwo ogbenye na ogalanya ji ?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 8:20am On Mar 31, 2008
ifyalways:

@topic gwam ugwo ogbenye na ogalanya ji ?

Onwu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:35pm On Mar 31, 2008
Gwam okorobia na-eti igba n'ugwu

I zatakwa ya!!!
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 10:37am On Apr 01, 2008
echelon:

Gwam okorobia na-eti igba n'ugwu

I zatakwa ya!!!
hehe gini ga eme ? grin
osisa ya bu ozodimgba ma o bu oku okpo undecided e chetaghizim ya mana onye nkuzi igbo anyi a kuzirikwara ya then. . .i think na o bu otu anu sha.infact o gbara m nchefu cheesy
@gwam agbogho isi abu(pus) ?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 12:04pm On Apr 01, 2008
I dara ya tongue

Osisa ya bu Ide mmiri (flood)

Agbogho isi abu = Udara

Gwam aku (wealth) onye na agba ya anya mmiri?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 12:58pm On Apr 01, 2008
ok oooooo,a gbalili m sef were attemptia ya cheesy

aku onye na agba ya anya mmiri? a nwuru oku tongue (smoke)
i si na azataghim nke a,m ga aga eburu akwukwo igbo . . . .by Prof A.B.C NWOSU gupu ya aju na anya now grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 1:15pm On Apr 01, 2008
I zataghi ya!  cheesy

Usara ya bu Utaba!

she will now go and read  cool
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 2:15pm On Apr 01, 2008
O dikwa egwu.
ana m alaghachi back to bed.let me go and mara otu mmiri siri banye na opi ugbogiri grin
Echelon mana i ma na o tara akpu ,i try jare tongue
akwukwo igbo here i come.

@Topic,gwam ihe mere dimkpa o tukwuru ala nyuo amiri ? tongue
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by otele(m): 9:19pm On Apr 01, 2008
ifyalways:

@Topic,gwam ihe mere dimkpa o tukwuru ala nyuo amiri ? tongue

ifyyyyy grin i wu onye apari grin grin

o ihe no na etiti ukwu ify cheesy

azatara m ya? undecided
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 9:43pm On Apr 01, 2008
rofl
ndi nmehie in d house.
MBA I zataghi ya.a ghaghim ekwu osisa ya Ugbua.
let others try. cheesy
gwam ihe mere dimkpa o tukwuru ala nyuo amiri

(1) (2) (3) ... (6) (7) (8) (9) (10) (11) (12) (Reply)

5 Stunning Royal Palaces In Nigeria (pics) / The Uneme People And The Curse Of Oba Egbeka Of Benin Empire / Photos Of Yoruba Candomble Worshippers In Brazil.

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 47
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.