Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,194,563 members, 7,955,089 topics. Date: Saturday, 21 September 2024 at 04:39 PM

Gwam! Gwam! Gwam! - Culture (3) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwam! Gwam! Gwam! (43767 Views)

Gwam Gwam Gwam . . .? / Show Off Your Gwam Gwam Skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (12) (Reply) (Go Down)

Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 8:56pm On Jan 12, 2008
palmy grin grin grin grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Uzzyan: 10:13pm On Jan 12, 2008
o hooo odikwa egwu.


gwam gwam gwam gwam ihe romeo ji wee si na obu rosy ka o ga ahu n'anya grin grin grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 10:16pm On Jan 12, 2008
oziomatv:

gwam gwam gwam gwam ihe avu na agba n'isi ?
Udara
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 10:23pm On Jan 12, 2008
Uzzyan:

o hooo odikwa egwu.


gwam gwam gwam gwam ihe romeo ji wee si na obu rosy ka o ga ahu n'anya grin grin grin grin

Rose o bu aha nwanne ya nke Toshnwanyi na-ekwu maka ya? Nke o si na papa ya anaghi ekwe ka ya na Romanus noro n'otu ulo?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 10:48pm On Jan 12, 2008
gwam gwam gwam gwam ndi agbara 6 zero tata.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by osisi5: 10:49pm On Jan 12, 2008
gwam nwanyi oma m'huru n'uzo mana enwghi m ego mu ji alu ya


somebody asked the above but that is the answer.
The question is gwam gwam gwam,gwam akwu no n'elu enweghi m mma m ji egbu ya

answer=Nwanyi oma m huru n'uzo enwegi ego m ji alu ya
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by osisi5: 10:51pm On Jan 12, 2008
presido1:

gwam gwam gwam gwam ndi agbara 6 zero tata.

Iwuanyanwu nationale
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 11:00pm On Jan 12, 2008
+osisi:

Iwuanyanwu nationale
Osisi enwe zi iwuanyanwu now, ana akpo zi ha Heartland FC.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Nobody: 11:18pm On Jan 12, 2008
kee ihe madu iri-na-otu ne mee mgbe bol na banye n'ime net ha ugbu ishi? kee ndi mere heartland wickedness nke? ha enweghi obi ebere. chai!
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 11:19pm On Jan 12, 2008
+osisi:

Iwuanyanwu nationale

Lmao!!! biko na alata ulo ohhh!!! Heartland fc like onye ishi ala said

Uzzyan:

o hooo odikwa egwu.


gwam gwam gwam gwam ihe romeo ji wee si na obu rosy ka o ga ahu n'anya grin grin grin grin

maka na Uzzy adighi available cheesy cheesy cheesy
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 11:22pm On Jan 12, 2008
iceblue:

kee ihe madu iri-na-otu ne mee mgbe bol na banye n'ime net ha ugbu ishi? kee ndi mere heartland wickedness nke? ha enweghi obi ebere. chai!

Bia presido kowa ihe a biko grin grin grin grin, Man United aghogo Heartland fc
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Uzzyan: 12:11am On Jan 13, 2008
Ike gwuru o
Biko nu o kwa Man U mere ndi Newcastle ihe ahu.

Romeo onye si gi na m adighi availabl?? grin grin shocked shocked
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 12:16am On Jan 13, 2008
Uzzyan:

Ike gwuru o
Biko nu o kwa Manchester United mere ndi Newcastle ihe ahu.

Romeo onye si gi na m adighi availabl?? grin grin shocked shocked
hehehe
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Uzzyan: 12:36am On Jan 13, 2008
Fake omacha ncha i ma nu no ajuju ka m juru!
O odikwa egwu chere nu ka Romeo zaa ka anyi mara etu osi mara nu eeeeeekwa.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 12:52am On Jan 13, 2008
grin heeyi, Uzzyan nke gini ji mezikwanu? grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 1:29am On Jan 13, 2008
gwam ihe chiri nsi ewu laa n'elu

a. Otele
b. Toshnnwanyi
c. Pawpaw
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by darfur(m): 1:52am On Jan 13, 2008
@faketan

a. otele_____________ o ga achiri nsi mmadu.
b. toshnwanyi________o ga achiri umu nwanyi laa n'elu bed grin grin
c. paw paw = correct answer


gwam gwam gwam, gwam o huru nwanyi kwe onwu grin grin grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 2:00am On Jan 13, 2008
darfur:

@faketan

a. otele_____________ o ga achiri nsi mmadu.
b. toshnwanyi________o ga achiri umu nwanyi laa n'elu bed grin grin
c. paw paw = correct answer


gwam gwam gwam, gwam o huru nwanyi kwe onwu grin grin grin grin

Dafur iji ya lmfao(correct answer)

Ohuru nwanyi kwe onwu? = Toshnwanyi
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by darfur(m): 2:07am On Jan 13, 2008
faketan:

Ohuru nwanyi kwe onwu? = Toshnwanyi

toshman no be me talk am o lipsrsealed but e correct sha grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 2:14am On Jan 13, 2008
darfur:

toshman no be me talk am o lipsrsealed but e correct sha grin
No be you talk am grin who talk am? you follow concur.

Yes I talk am. Toshnwanyi sorry I meant to say Toshmann, I talk am grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by darfur(m): 2:34am On Jan 13, 2008
ndi a egbuo ndi a grin grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Jezzy(f): 5:36am On Jan 13, 2008
I'm enjoying the Gwam gwam gwam gwam.Unfortunately,o nweghi nke m na echetali right now.O dikwa very sad ma o buru na m naha echefu asusu Igbo.Chai!
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 10:03am On Jan 13, 2008
gwam gwam gwam gwam onye na anaghi esu oshi mana ya bata na asu ulo panti nwanyi efoo?

Bik nu obukwa manchester gbara newcastle 6 gbondo. not Heartland as osisi said.
Ka mu ga kele chinaeke na ulo uka.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 12:06pm On Jan 13, 2008
Uzzyan:


Romeo onye si gi na m adighi availabl?? grin grin shocked shocked

Uzzy biko munwa chere na nwata agbogho obula di aggressive ebe munwa bu icon of love noo adighi single

now i am beginning to sound like Toshwomann embarassed embarassed embarassed embarassed embarassed

presido1:

gwam gwam gwam gwam onye na anaghi esu oshi mana ya bata na asu ulo panti nwanyi efoo?

FromUk cheesy cheesy
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 4:55pm On Jan 13, 2008
ndi egbu o moooooooooooo, kedu zi the gwam gwam gwams now? make una continue to gwam gwam gwam abeg.

gwam gwam gwam, gwam oji otile ezu ukpakaa
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Uzzyan: 6:35pm On Jan 13, 2008
amakwaghi m o



faketan:

grin heeyi, Uzzyan nke gini ji mezikwanu? grin

I ma nu o kwa ya.
Biko PHCN e werela oku m.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by oziomatv(m): 6:53pm On Jan 13, 2008
gwam gwam gwam gwam singa ruo nga?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by oziomatv(m): 6:57pm On Jan 13, 2008
ka m zaa di ajuju





Ili onye mkpu mkpu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 7:38pm On Jan 13, 2008
onye ka unu na akpo toshnwanyi
ama m na obughi m. kedu onye o bu?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by oziomatv(m): 7:42pm On Jan 13, 2008
bros ekwu gi kwam anything
otu isi we nu kam mu si we nu




ha si na obu toshmann bu toshnwanyi
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by oziomatv(m): 7:42pm On Jan 13, 2008
uzzyan ke ebe ino?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 7:49pm On Jan 13, 2008
toshnwanyi/toshwoman . . . . ndi irom abiala embarassed

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (12) (Reply)

Idris Adanno: 'Sultan Of Shuwa Arabs Of Edo State' Coronation Sparks Outrage / Photos Of Alaafin Of Oyo Training Boxing / Strange Masquerades Spotted In Port Harcourt By A Nairalander: Pictures & Video

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 27
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.