Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,195,363 members, 7,957,977 topics. Date: Wednesday, 25 September 2024 at 06:25 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwam! Gwam! Gwam! (43786 Views)
Gwam Gwam Gwam . . .? / Show Off Your Gwam Gwam Skills (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (12) (Reply) (Go Down)
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 8:06pm On Jan 23, 2008 |
faketan:odika ichetaghi na ama m akwukwo rie nne |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 8:44pm On Jan 23, 2008 |
ona bu asili guba agbala ya etebe lipstick |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 11:18pm On Jan 23, 2008 |
nightnurse:that is to say na fake is agbala |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Kashif(m): 9:16am On Jan 24, 2008 |
hmmmm. Ihe m huru ebea jurum afo mana odi ka anyi apuwago na ihe eji maka ya wee guzobe ntukorita uche a. E chere m na obu gwam gwam gwam? N'ezie, anyi dum no n'ebea bu umu afo igbo (obughi ibo dika ndi asusu ndi ozo si akpo anyi). Ya mere, eji m naka na ihe di woro ogori azuola nahia, ka anyi gbalisie ike tukorita uche na gwam gwam gwam. N'iji tunye nkem, ka m bido na ndi di mfe - gwam ihe ahu gba aka suo ohia? Udo diri umu ibe. |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 1:26pm On Jan 24, 2008 |
Kashif: |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 1:31pm On Jan 24, 2008 |
Kashif: Aziza: Nchi (grasscutter) Emere m keeeeeeeeee? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 3:24pm On Jan 24, 2008 |
nightnurse:Idabara afo lol |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Kashif(m): 3:43pm On Jan 24, 2008 |
nightnurse: I dara ya! Aziza ya bu idee mmiri (erosion). Gwam ihe obu gi nwe, mana mmadu dum ndi ozo n'eji ya karia gi? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 8:15pm On Jan 24, 2008 |
Kashif: Kachif, Ide mmiri bu O ji ire awa ala. I de mmiri adighi asu ohia |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 9:10pm On Jan 24, 2008 |
so o dakwara ya |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 9:15pm On Jan 24, 2008 |
gwam gwam gwam gwam ndi agbara 5-1 na fotbolu |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 11:49pm On Jan 24, 2008 |
Anyinwa. ndi arsenal. Gwam gwam gwam gwam ndi coventry gbara duga duga? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by macgozy(m): 5:13pm On Jan 29, 2008 |
Otu ibe ji zuru uwa onu bu Onwa |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by macgozy(m): 5:14pm On Jan 29, 2008 |
Otu ibe ji zuru uwa onu bu Onwa |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 1:42pm On Jan 30, 2008 |
Gwam ihe na-achi gi "waka" n'ubi nne gi? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by oziomatv(m): 5:03pm On Jan 30, 2008 |
akwukwo akpu |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 5:44pm On Jan 30, 2008 |
Ori akpu ga amata ihe gbasara akpu |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by oziomatv(m): 5:56pm On Jan 30, 2008 |
ejikwam akpu egwu egwu oge obula m landiri na ala mbaise na akpu bi the main dish. I no know weda na spanish pajela how una dey call that rice with sea food in spanish you dey eat for igboland when you land. my woman nearly kill me for not testing that in bacelona. |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 1:33pm On Feb 01, 2008 |
ozioma orie apku 1 of Mbaise land, anam ekle ooooooooooooooooo |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 12:28pm On Feb 02, 2008 |
gwam gwam gwam gwam nri na esi usi na aka ma iri chaa ya. |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 1:01pm On Feb 02, 2008 |
oziomatv: I zatara ya Mu onwe m bu kwa ori akpu I of Anambra okachasi ya na ofe onugbu na anu mkpo dgz. mama cooks it whenever i'm home |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 2:25pm On Feb 06, 2008 |
gwam the 3rd leg umu nwoke nwere? onye zata ya agam agworo ya ugba na oporoko |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by otele(m): 2:33pm On Feb 06, 2008 |
gwam gwam gwam, gwam onye gbara aji dada n'otele ya |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 6:15pm On Feb 06, 2008 |
nightnurse:Ihe ahu ana eji etinye umunwanyi nwa na afo. ihe ahu na eme umunwanyi ana ebe akwa ahu na atoha uto were zie ire gi goo eze gi onu otele:Otele otele |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 6:31pm On Feb 06, 2008 |
chegharia nu maka na alaeze eligwe adi go nso |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 7:53pm On Feb 06, 2008 |
nightnurse:No be like this dem dey talk am. chegharia nu na uwa na acho ikpu. |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 6:48pm On Feb 07, 2008 |
presido onye ojo, tufiakwua |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 8:06pm On Feb 07, 2008 |
presido1: presido i reela refere buruzia referee tufiakwa |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 9:56pm On Feb 07, 2008 |
LoL Toshy even ginwa di kwa rotten but presido rere ere final oziomatv: Ozioma a na akpo ya paella (pa-eya), di nri na ato pisisi |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 10:07pm On Feb 07, 2008 |
romeo:so agaghi m ekwuzi okwu ebe a. aso nu onu, onu akpo m lines man. nightnurse:nighti owu gini ka m mere mjiri wuru onye ojoo? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 10:09pm On Feb 07, 2008 |
hmmmmmmmmmmm |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 12:12am On Feb 08, 2008 |
romeo: roma roma romanusu roman emperor onye iberibe ibe m nwanne biko kedu ihe mere ndi spain na eji adi too racist especially ma ha hu ndi ojii si UK bia? anyway, romanus, toshmann bu onukwube. anyday m di nwayo n'ekwughi okwu, ga kpoonu doctor na ejighi m ahu |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (12) (Reply)
Strange Masquerades Spotted In Port Harcourt By A Nairalander: Pictures & Video / Olori Adeyeye Wuraola Ogunwusi's Birthday Cake + Pics From Her Party / Ahmad Muhammad Asha Is Dead! Emir Of Kaura Namoda Dies At 71
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33 |