Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,517 members, 7,954,965 topics. Date: Saturday, 21 September 2024 at 01:23 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwam! Gwam! Gwam! (43766 Views)
Gwam Gwam Gwam . . .? / Show Off Your Gwam Gwam Skills (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (12) (Reply) (Go Down)
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 2:51pm On Jan 21, 2008 |
HMMMM!!! Tosh nna di thing di egwu |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 3:20pm On Jan 21, 2008 |
nightnurse:Biko bido na ike munwa. Echela ka abali bia. Bido kita |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 3:28pm On Jan 21, 2008 |
faketan: Hehehehehehe!!! nurse agbasi go m ogwu nkem faky, je zuru aga eji agba ogwu ma o buru na ichoro ka ogba gi nke gi |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 3:48pm On Jan 21, 2008 |
faketan:so that one mu gbara gi the other day emetughi gi na ahu? this time around o buzi ginwa ga agba mu |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 4:12pm On Jan 21, 2008 |
onu m sharap |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 4:44pm On Jan 21, 2008 |
Romeo kedu maka juliet self? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 4:50pm On Jan 21, 2008 |
hehehehe onye nurseabali adi m sure na ibughi nurse eliza. Anyway umu nwoke no ebe a bu kwa agu agu. I' nwere ike i'no ebe i na agba ha ogwu ha agba gi expecially |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 4:55pm On Jan 21, 2008 |
nightnurse: nwa nurse ichoro iti m aka n'obi? kedu julie nke i na ekwu maka ya? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 4:55pm On Jan 21, 2008 |
coughing and passing b4 ya esetia. |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 5:07pm On Jan 21, 2008 |
nightnurse:Biko I ga-agbakwa m ozo nke ahu erughi eru |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 5:09pm On Jan 21, 2008 |
fake aga m akota kwa |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 5:11pm On Jan 21, 2008 |
presido1: presido kedu maka Nnenne? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 5:15pm On Jan 21, 2008 |
@romeo, julie nwanne toshwoman, stop acting like u don't remeber her |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 5:19pm On Jan 21, 2008 |
faketan:nnenne di mma, isi m kota ka i'choro i'nye m aka azu. nightnurse:the truth is now coming out |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 5:20pm On Jan 21, 2008 |
faketan:nnenne gara maternity leave |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 5:22pm On Jan 21, 2008 |
presido onye ashi, can't u just tell the truth and be free (nnenne just had ur son) |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 5:25pm On Jan 21, 2008 |
nightnurse:will be very happy if it was so. but oge na adighi anya okwu gi a ga emezu lol. Eshi ome u will know and will drink ji mmiri oku with uziza. kee kwanu maka doncaster |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 5:29pm On Jan 21, 2008 |
amaghi m onye bu doncaster abeg |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 5:31pm On Jan 21, 2008 |
hehehehe ok ka m ji kwa ujo kwere. ke ebe ulo ogwu gi no maka ngbe first lady ka amu nwa ya bia ebe ahu. But will comfirm first na ibughi nurse eliza lol. Ibu kwa nu onye ebe? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 5:32pm On Jan 21, 2008 |
nightnurse: LMAO please biko porfavor presido1: Nkea bu the real ezi okwu!!!!!!!! NNENNE di ime presido amu nko |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 5:36pm On Jan 21, 2008 |
romeo:ehe ha etiputa sia from no where. romanus onye gwara gi, odika onu anaghi ezu ikomi ike. maka na ohuru m ebe no na azu buggy ya gbara bia koro gi e kwa.lol Oga amu ejima nwoke na nwanyi(Romeo and Juliet) |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 5:39pm On Jan 21, 2008 |
mbaaaaaaa o ga amu presido na fromuk , but onwa one ka o di? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nwauwa(m): 8:50pm On Jan 21, 2008 |
gwam gwam gwam gwam ihe kuru mmiri lago elu ? osisa:aki bekke |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 11:44pm On Jan 21, 2008 |
nwa-uwa:bia nwa umuahia ijuoo onye ozo asa. owughi ijuo gi asaa inugo. ama m amaigbo ofuma. ndewo. |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 10:09am On Jan 22, 2008 |
odika obu soso ndi Abia juru na ala naira nunwa? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 1:19pm On Jan 22, 2008 |
nightnurse:nwanyi nurse abu kwam onye Imo ngi kwa nu? Did u succed in igba romeo na fake ogwu ka obu ha gbara gi.lol |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 4:03pm On Jan 22, 2008 |
abum onye Abia. |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 3:58pm On Jan 23, 2008 |
Gwam gwam gwam, gwam nightnurse |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 4:03pm On Jan 23, 2008 |
gwanu, make una gwa ya nursenight |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 4:04pm On Jan 23, 2008 |
ngwanu, make una gwa ya nursenight |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 6:30pm On Jan 23, 2008 |
faketan:the person above |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 7:57pm On Jan 23, 2008 |
presido1:Hehe Izara nke oma |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (12) (Reply)
Idris Adanno: 'Sultan Of Shuwa Arabs Of Edo State' Coronation Sparks Outrage / Photos Of Alaafin Of Oyo Training Boxing / Strange Masquerades Spotted In Port Harcourt By A Nairalander: Pictures & Video
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 24 |