₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,594 members, 8,422,711 topics. Date: Monday, 08 June 2026 at 05:27 PM

Toggle theme

Agaba123's Posts

Nairaland ForumAgaba123's ProfileAgaba123's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 126 127 128 129 130 131 132 133 134 (of 134 pages)

CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:18pm On Jul 23, 2008
Presido
Asi na sili guba agbara . . . .a ma m ni i bu onye IGBO. . . .

Kwuo ihe doro gi anya. You firing in all cylinders chei. . na wa oo

Ibobabe ndewo nwanyioma
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:53pm On Jul 23, 2008
romeo:
Agaba i di too mushhhhhh
Romeo wetin? grin grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:36pm On Jul 23, 2008
nani mgbe ibobabe no online ka thredi ji aga. . lol
good one
Ghachikwa romeo nkiti . . ma ihe no na panti eqgburo ya o gbuo ihe no na panti
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:25pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
agaba,
loooool
goody goody
grin grin
catch y'all lata
gotta feed my belly,
Nne I manu how far. . . onwere ife na-emenu
ndi na-agbo ncha. . na wa ooo
Okwanu i take gi to a nice restraurant for a change. . .
bon apetit
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:11pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
looooool @ romeo bad ass

agaba
fake abutabago okwa ya??
keezi ka isi bulu ezigbo mmadu malu udi ifea ina ako? grin grin
biko abum nwatakili,unu emebinam ooo embarassed
Fake adiro ya ooo nne m
ndo nne okwa egwu anyi na-aguru ndi aunty when them ass de swing mgbe anyi di na nwata.

Ihge m na-ekwu bu na the akpukpo ukwu ga-di gi mma with your fine physique. . . I gat some fashion sense sha. . .
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:53pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
ma osetie ginihuh
ma osetia n'udi obula. . . . cheesy wink wink Ikwuchago ya. . . with ezigbo mini , o bu uwa niile . O ga-enye the ukwu ohere swerve etu osi choo. . . Umuaka na-asi na egwu O na-agu bu ' ikenere m , ma ikenere m , I don't kia'

ma o bu ihe obula di mma. O uwa bia lerekwa
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:34pm On Jul 23, 2008
Ify I makwu na m di versatile . .
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:33pm On Jul 23, 2008
lekwele shoe ibobabe tinyere. . Nne imakwara ihe di mma too.

Inorozia n'elun nkea  obuziere uwa bia lere. udi akpukpo ukwu m ga-acho ka onye nke na-eyi ma osetia. . . .

ihe anyi na-akpo ezumoke
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:30pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
romeo,my email addy is a post above u
i lov d infinity suv,mana isi noo porsche,u can ship it to me,no qualms!! grin grin

agaba,
ikwugidego kam bia gi nso
anom ebea na ene gi anya
agu!! grin grin
i totally appreciate d pix warning
dnt want to see me wi body parts fixed on
idirokwa too bad wink wink
nne O ka O dichaa mma cheesy wink
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:25pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
@ ifyalways
sorri for that mistake grin grin
age 400 egosigo na agaba bu fake
its all settled

agaba
thanks im takin it off now
brb
ezigbo mmadu

ifyalways:
roflmao
romanusssssssssss anya ahu okwu.lol o di between me na gi.let it lie wink
Nwakaibe so i bu onye Aro uzo?lol abum onye aro ulo cheesy
Uche2nna,i naghi abia na threadia often.it takes the entrance of nwa ada to get you ebe a cheesy lol ndi ahia rod company cheesy
Pres i si na o bu nani gi na onye bu onye Imo ebea?Tosh abu onye ebe?Ozioma a bu onye ebe?Ikomi a bu onye ebe?Fesse abu onye ebe?GC abu onye ebe?lol the list is simply endless jare.were eze elu gi guo eze ala gi onu cheesy
rubi,ndeeeeeeeeeeewo.bia na ulo akuko anyi wink
I na C still on da marrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrer cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy
ihunanya na elu ihunanya kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
ego na aku na uba kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
nwa nwoke na nke nwanyi.lol mana ha e yikwana I cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy
udo na onu kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
onye chotara ezi nwanyi chotara ezi ihe,onye chotara ezi nwoke chotara ihe di nma cheesy
i simply love u guys and wish u ihe omaaaaaaaaaaaaa all tru kiss kiss kiss
ibobabe,biko agaba a bughikwa ifyalways.shuooo shocked shocked shocked shocked bikokwa abukwam nwanyi na etukwau ala anyu amiri cheesy [b]agaba bu nwoke,a good one for that marrrrrrrrrrrer cheesy[/b]igbo hi angry angry angry
lol,ndi "otu a " nile cheesy cheesy cheesy still on the matter.
Otele,be kiaful cheesy
nani otu olu na-eti mkpu nime ozara
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:18pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
umm,thanks agaba
kedu ife ichogidee gaba na profile m ozo?
e change m ya ka ndi na ako maka manchester zuo ike undecided
ndi na achu gi oso rii nne,nawaa o
papa umu4 shocked shocked
ina e deny zi your baby mama?
Ndi iro m bara uba. . .nani ihe obi ji sie m ike bu na amara m na inwere uburu di mma. I ga choputa nke bu eziokwu. nani ihe m choro ka imee bu bia m nso. I ga-aghota nke bu eziokwu.

(But be careful with your pix on this site. . . many stupid guys might use it against you, it has happened before. They will take your face and put on naked body and so on. . . fewer complaints recently though. That's why many girls do not have profile pix). I would want it to be there so that I will be visiting your profile every now and then. it makes a good sight cheesy cheesy cheesy grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 4:23pm On Jul 23, 2008
otele:
ibobabe i naha aba mba . . he he heee. . anuru m na mpa felimbombo gara harikrishna na india. . . heheheeee

harikrishna na okija abughikwa ebiri o grin
zerekwa onwegi, maka the fire si india abia ga eburukwa gi na agaba at the same time. gbapukwa ka the fire hit-ie nani onye e sendiri ya . . agaba419.

and b/c aka felimbombo di ocha  . . as onye lover ya (agaba419) breakiri heart ya, oji ofo, jikwa ogu.

agaba si na oga alu ya,
oruo n'ikpeazu,
ya a buru wuru wuru,
wuru wuru agaba,
onye wuru. . . agabaaaaaaaa   grin

ibobabe. . felimbombo sokwa na ndi ahu na ese goof, anwuru, na cocaine na brixton grin grin grin
, amuru ya na jamaica,
ya etoo na peckam,
biri na brixton,
bia now gaara fake india,
with mpa ya grin
aka otele adighikwa ya grin otele otele di ya

agwakwala m gi. i na eso onye aha ya wu agaba419, lecturer of anatomy, mathematics(bedmatics), pharmacology, music and biology. father of 4 children with different women. onweghi nke oluru. n'agbaghari oso everyday na london. alarm obula gburu n, obi amapu ya, even alarm ice cream truck grin grin

police na acho ya
felimbombo na acho ya
darfur na acho ya
psychiatric hospital na acho ya
ndi oshi o gwuru wayo n'achokwa ya
umunne ya na nigeria na achokwa ya badly anurum na omere ha aru

even sef, anurum na mpa agaba anaghi ekwe ga agaba na ejima ya nwanyi noro n'otu room grin grin
Otele biko jee legharia anya na foto Ibobabe tinyere ohuru ka i wee ghota ma o di ka onye i ga-emetu nsi.
Ike nsi . . .lol grin grin grin
kedu ka isi mata cha ihe ndia I na-ako, Onye ama, kedu ka isi hu onye ori?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 4:17pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
agaba
anya kam na enezi gi
lookin forward to when feli will come bak ere
na u go sing different tune  grin grin

uche2nna
bein in france makes it closer to me then
i no fit fly ther do my runs?? angry
[/.
Picture nke a itinyere na-amapuzi obi. . . nne na wa oo. . . you are simply pretty. . fulstop.

Oburu maka mbobo, O naghi amapu m obi nihi na onweghi jiko udele na baba
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 4:12pm On Jul 23, 2008
presido1:
]Kedu ihe isi na anaghi a'wok? Obu reply and follow?
Agaba123/fake di kwa too much ooh.
Obu kwa onye na amaghi mmadu na akpo ya nwa nneya.
I take that as a compliment
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 4:00pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
looool
otele adim mma oo
daalu

presido
that thin anaro a work,imakwa nam bu half okijahuh

fake
no need to gbaala fa na anwu
eziokwu ga aputa
mmadu niine na enyem examples agwa ina akpa 
ochuu nwanyi angry grin
felimbombo kiss agaba
Aka m di ocha oooo bia were aka gi choputa. . .I promise you will strike a different tune
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:40pm On Jul 23, 2008
otele ka nnenne nwetakwa gi
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:14pm On Jul 23, 2008
romeo:
mmadu na agaba a na ajo nwanyi? cheesy cheesy
kedu ihe nkea putara ? lee ebe anya ufu a niile bidoro cheesy cheesy wink wink
O ganweriri ihe mere ede jiri bee nweee. Inye m ohere,  m tiwara gi aku oyibo nsugbe
grin grin grin there is a concerted effort to blackmail mee . . moi. . chei. . uwa wu paw paw
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:12pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
presido
emmm,i ope na peck anwa bukwa nke papa na nwa cheesy
mga abia maka ogwa acid anwa
daalu
daalu for d confirmation

agaba/fake
feel free to soghalia mu
d mo d merrier grin
oozi mmadu niine nwee anya ufu n'ebe ino?
ziteelum cadavre anwa ossio grin
I ga-enweta ya bu cadavafor sure
So na ighotara na umunwoke na-eme anya ufu ma gi na ha zoo ihe o buru gi nwa meriri haka m ziko gi ihe romeo kwuru ka iwee ghota ebe ha ncha si abia. . .
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:48pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
presido
so ginwa kam na egezi nti
adugom onwem odu maka achorom ka awuom acid
imana umu nwanyi di ime di temperamental  grin

agaba/fake

nna mehn,mna akupu oso tupu felibombo akupum eze  grin
agaba!!!!!!!!!!!!!!
ebe o soro gi gbaga, a ga m achukwute gi. . . karikwa ma I choro iwere m mere cadava. . . angry angry angry
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:45pm On Jul 23, 2008
Aga m e nye my Gray's anatomy ka owerechaa. 20th edition.

Ijezie tie isi na okwute
felibombo bu Tosh nwee ya. Okwa onye ogbongidi Tosh na-achu eri oge.

Ka m gwa gi eziokwu. jee juo ify. Okwa aha ya ka ihuru na page 400. were ire gi guo eze gi onu.

A mara m na ima nke bu eziokwu. Anya ufu ha kariri

Dafur esoghi, esoghi m, Tosh nani nwe felibombo. . . .

Ekwekwala ka Presido duhie gi. . .
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:27pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
fake
ifea aburo ife asili
page 400 bu eziokwu
ginwa ji aka gi dee ya
style gi e change tu go mana ibu agu!!
i bow  grin grin
Nne chere m agwa gi. Juogodi Presidom ihe bu iwe ya? Mu na ya zoro ihe, ma anara ya ihe ahu. See the kind of effort she put in looking for the particular page she refered you to. Nne ihugonu. I si na style m change go anyway. . . na o nu i ka osi. Mara amra na m bu nwoke. nwanyi adighi acho nwanyi ibe ya. Iga-ahunu ebe a na-echi ozo we hapu ya jewe ebe a na-aru agwu?

Ikariri udi ife afu. I di m n'obi. . ./ ihe osoro ha ha kwuoooo. Agaghi m ekwu too muchrue mgbe ibiara nso.

ibobabe:
unu ncha bu ofu
anya afu , wink grin
nne idi egwu. ,. O di ka Ima wink  cheesy wink I bu ebe ano

O ihe m ji ekwu maka gi .
A na m ekwu maka naani m, onye obuna a nacho ihe O ga asi n m kwuru. . I nyopugo ha ime . . up you
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:09pm On Jul 23, 2008
Agaba means huge, wealthy and strong.

Aha otutu ka O bu.

mmadu nwere ike isi gi na I bu agaba, means na idi too much ma o bu na i di egwu

Presido onwero ife meganu. Kowa ihe bu agaba. . lol
A ga m akowatara Ibobabe anya ufu niile a na obi ojoo unu niile ji eso m.

Mana o ga abu mgbe O nwere efe. wink wink wink
Nne kwere na eziokwu
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:05pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
looool
i'v never seen anyone as versatile as this dude,

agaba
wink no wahala

looool@ anya afu nwanyi 1 of nairaland
Njakiri go back, ihe niile m kwuru bu eziokwu. I bia nso I ga-aghota. Asiri m gi addia m, ka m kowatara gi. O wu onye no mmadu nso na-anu isi onu ya. . .lol

Okwa ihe O bu. . . .no 1 ka de guy bu.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:54pm On Jul 23, 2008
echelon:
okija okija okija, nna harrassmentia adila 2much

Mara amara na nkita na-agbo uja anaghi ata alu. They are still looking for okija priests and priestessess; berra be careful  tongue
ma ya buru na itinyeghi ya aka na onu
ibobabe:
echelon
this one your singing okija,ope your talkin to agaba ooo
obulu noo munwa ka ina agwa angry angry


@ agaba
mna enezi anya ka anyi choputazie grin
Nne lezie anya ofuma. Inugo  wink wink

Uche2nna:
@ Agaba

From Mathematics to Pharmacology.

From Pharmacology to Anatomy>

Ubgu a bu zi Musik!!!!!!

Nwanna Fake, I di too much grin grin grin grin
Uchman owee putazi gini? anya ahu nwanyi 1 of nairaland. grin grin grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:38pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
im pretty sure na ify bu your second user name,lol
ezigbo mmadu my foot

rapusia ife ndi anwa
amam ife mna ekwu

kee maka umu nwunye gi?fa agbasigo oso?
nne ify aburo my second name.
Adighi m e me udi ihe ahu. Just believe that. Ify bu nwanyi.
agaro m emenwu ya.
Enwero kwa m nwunye obula ya fozi ndi gbara oso agumma.

Anooro m onwe m. ya buru maka ife fa kwuru,bia were aka gi choputa.
ma ya buru eziokwu. . .bia gwa ohaneze.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:18pm On Jul 23, 2008
ifyalways:
lol
akamu !
Youngies i choro ya?
bikonu ma ga zuru ike jare.onye nwanyi na egbughi,  cheesy cheesy cheesy   lipsrsealed
umu igbo dalu nu.
ibobabe i mela were kulitekwa threadia ozo.dalu and be good.don't neglect or forget my ndumodu  wink
lekwaa ozo. Agba mbu otu n'ogwe, agbaa ibua otu n'ogwe, O na bu ogwe ka apiara aku?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:16pm On Jul 23, 2008
ifyalways:
ibobabe,nani agaba bu ezigbo mmadu ebea.tested and trusted cool ndi oso,esp Romanus,lol narakwa ha oso  cheesy
Jenny di gi hukwa ezigbo mmadu.nanai otu ihe m jiri likeia ya.
C  kiss
Lekwaa ya guru. Adighi m asi asi
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:14pm On Jul 23, 2008
nne kedu udi akuko inuru?
Igukwara testimoni enyere maka m?
jee gukwa ihe ifyalways dere
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:58pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
daalu
onye amuma
egwu gia dikwa risky
kai!! uv proved that that list is real.
agaba,chaange!!! rapu umu nwanyi na iku egwu!!!
teacher grin
[/quot]
Nne mbanu O kwa asi

Okwa m si ka jee Okija ka m prove my inocence. . .O nwere ebe ozo ka mma?
List ahu di far from the truth. . even you si na ndi asi na ha bu ezigbo mmadu bu green snake.
Abu m ezigbo ya for real. . .biagodi nso ka I were aka tule m. . .Ihe ihuru Ikwuoro Ohaneze. . .eeh nwanyioma smiley wink
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:41pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
agaba,
unu na anwa
ee,abiarom ebea yesterday maka mna agu akwukwo maka exams,
odika ichoo kam daa??
oge mji abia for d extra lessons elubegokwa,go and polish your teaching skills oo wink wink
O metukwara m n'obi na O di ka I na-aguwasi isi. . . O maka. Jisie O ga-adiri gi mma na aha Jisos
Nne my teaching skills di up to date. . . I gwa gi eziokwu. Nsogbu adiro chaa. buru bia

https://www.youtube.com/watch?v=vOR_jq9M53c wink wink cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:15pm On Jul 23, 2008
ibobabe:
for ndi na aguulum egwu ewwwwwwww

agaba
ezigbo mmadu shocked shocked
ina anwa


presido
yes daddy,i'll be good

onye kpoo mu manchester
ekwekwana kam gwa gi okwu,
Nne O kwa ka O dichaa mma. . . O tegokwa. . .
A chighi m iguru gi egwu awantilo. . . ma lekwa nke a were nke a

https://www.youtube.com/watch?v=vOR_jq9M53c

https://www.youtube.com/watch?v=sF84pIhP5UM
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:18am On Jul 23, 2008
presido1:
Immigration dey for heaven? Ikomi bi na eligwe for your info.
Ndi nwuru anwu aputa go uwa ozo maka ibobabe.
Presido

mu na gi kwu na nke a. I kwuru eziokwu. . , .Monsheeee

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 126 127 128 129 130 131 132 133 134 (of 134 pages)