₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,594 members, 8,422,712 topics. Date: Monday, 08 June 2026 at 05:27 PM

Toggle theme

Agaba123's Posts

Nairaland ForumAgaba123's ProfileAgaba123's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 127 128 129 130 131 132 133 134 (of 134 pages)

CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:01pm On Jul 22, 2008
romeo asili agubabo gi . . . .
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:23pm On Jul 22, 2008
Uche2nna:
Odikwa egwu oooooo angry

@ Ify

Kedu nke bu na imaghi na mbu onye Igbo. Onwere Aboki ma obu onye ofe mmanu ihuru na aza Uche shocked shocked shocked Nwanyi takie time ooo grin

@ LadyJ

Uche ejiri anya afu nwanyi abi? angry Gbara ogwu gi nuo oooo grin

Mgbe presido, romeo, Darfur na agadi ekwe nka Toshman na ekeri Nneneigbo, Ify na Felimbobo , You no talk ooooo. grin Na for Uche body u get mouth angry
Ihe bu nsogbu bu na I naghi ekwete bu na I bu onye igbo. Ikwusie ike m weputara gi ihe kwuru ofu ubochi. Onye suoro gi Igbo, I mee ka I bu aboki
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:09pm On Jul 22, 2008
ifyalways:
hmmmmn threadia dikwazi egwu
agaba buzi choirmaster? cheesy
Romanus gbara oso kemgbe alaghacitena. shocked shocked shocked shocked
Uche2nna sef,a maghikwam na i bu onye igbo shocked shocked shocked shocked shocked shocked
Otele,even you,M ga akpo nnenne na phone ugbua.
Presido,lol nani gi actiri ka gentleman ebea
Toshi si na oluala nwanyi na mbu,how far ugbua? cheesy
ole gi darfuuuuuuuuuuuuuuuur,anu ohuru di nma agbala,bia tryia lucki gi cheesy
lol ibobabe,nani agaba bu ezigbo mmadu ebea.tested and trusted cool ndi oso,esp Romanus,lol narakwa ha oso cheesy
Jenny di gi hukwa ezigbo mmadu.nanai otu ihe m jiri likeia ya.
onye nwuru rum bia nga asu bekke? angry angry angry angry agwu a na acha gi.i ga ahu maka ihea i dere hia angry angry angry angry
umu igbo o nwere gooodnews gbbara nu. E nwere mmadu abuo n'ime anyi hia,matara onwe ha hia,ha ga agba akwukwo ubochi saturday.Ha sim akpo na aha but a naghi ekpuchi ihe oma akpuchi now.aha nke nwaoke bidoro na I WHILE aha nke nwanyi bidoro na C. lol nke nwoke bu onye Imo while nke nwanyi BU onye amambra.i wish i can say more, kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
happy married life I na C kiss
Ahinze chukwu
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:42pm On Jul 22, 2008
all4 love

look at the lower left corner of the post, see modify and click on it.

then you will be able to remove it. then click reply to repost
Cheers mate
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:40pm On Jul 22, 2008
Otele nwa ahu adi gi ka onye nsi ga-emetu na ahu?

Bia o buru mkpari tinye ya akpa panti gi. . .

Unu ahulanu eshishi. . . . O nwekwara nwamkpi na agaghi eyi trouser cheesy grin cheesy grin grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:32pm On Jul 22, 2008
Ibobabe

ihula egwua mbu? Ngwa gbarachaa sos gi ma o buru kporicha uburu


https://www.youtube.com/watch?v=9bDblN0ok7c
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:30pm On Jul 22, 2008
all4love:
waooooo so much fun in here.i feel so left out.
@agaba,it might be a suprise to you,but when you love a woman,you would go out of of your way sometimes to prove it.I want to use this meduim to say a big thank-you to you for helping me get my baby back wink .you might not know but you played a vital role in our relationship.last night i tried so hard to get your contacts from her but i didnt succed.i read what you wrote" tell him i would deal with him if he bleeps up" and it hit home.i want to assure you that she is very very safe with me.i have no intentions whatsoever to hurt her,like you said,she is very fragile and i know that.i want her for keeps. thanks Guy and i hope to meet you one day.
@baby,i know you might get offended at this,am sorry.i love you and want you for keeps ! let loose your doubts, baby,am for real.from the first day i saw you,i know i have met a girl that i would take home to moma.You have turned my life around,your smiles have brightened up my day,your peaceful and happy disposition towards life is all i ever need to make my days better. baby,i want to laugh,love,cry,smile and grow old with you.i love you kiss
am sorry guys,i can't write the language.one love .
Boy lol. . please remove her name she will understand, no qualms
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:08pm On Jul 22, 2008
e me uche a landia ka landrover. . lol

na-achaghri anya ka egbeumuagboghobia kpacharanu anya unu na-ebe Uchman no. . .

So so Tosh bu onye meriri ya e bea,  grin grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:05am On Jul 22, 2008
The race for ibobabe. . .
see presido. .chei ihe emebigo?

hapunu Ibobabe aka ka o nuo mmiri togbo iko. Onye juru gi

munwa bu the head of my group in ma time. . .

Presido ihe iji gbapu na medical school Oburo maka cadava. . okenye di ka gi tugburu onwe gi n'ujo

Nne abu m baba na pharmacology gbachi nkiti. anyway imara ihe nke oma, anya ka eji ama oka chara acha
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:47am On Jul 22, 2008
ibobabe:
agaba
ibagokwa pharmacology,
kedu udi mmadu ibu abu??
maths-anat-pharm
egwu ji kwam
thanks but no thanks bro  grin grin
Hmmm nne Okwa ka o dichaa mma cheesy wink

Onwerokwa di nime ya . . .O kwa maka a bu m ezigbo mmadu
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:32am On Jul 22, 2008
ibobabe:
otele,
adim mma, anugom akuko gi
idi egwu  wink

romeo
okakwaalu gi mma,maka ndi afa fa na aga okija anaro anata

presido
so,akuko ana ako maka gi bu eziokwu
amarom gi na romeo onye ka njo
gini gbasaa unu na manchester?
upper limb na lower limb ndi mmuo
bia ka ikuzie mu ka i fuwapu anya,   angry grin
Osisa gi di mma gbachi ha nkiti. . . .

Abughi fake teacher.  I makwa nke ahu ofuma

Lee okwa isidi na oforo afa abuo. .ikwesiri I na-eme pharmacology ugbua. . .
A dim egwu therenke o buna na-kweghi gi nghotama MOA, ma adverse reactionsmee ka m mara. . Presido bu onye kai kaigbachikwa nkiti

Munwa anoghi na Ikuziri gi maka I di very sharp. . . nani ihe m ga-eme bu ka odiwara gi easier . . . wink cheesy cheesy
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:50pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
bia romeo
oo so obim ka ifuuhuh
ekwekwana kam welu afa gi gaa okija. angry

agaba
[b]list anwa bu eziokwu
ndi niine asi na fa bu ezigo mmadu bucha agwo green[/b]Uche2nna
afunurom udi versatility agaba
from maths to anat
ubulu ya na elekwa oku di egwu,lol
#

O ki ifuzie. . ebe o bu na ndi asi na fa bu ndi ezigbo bu mele mele n'iru kwa mpiti na azu. . . I ga amzinu how authentic the list di. . .
nne gusia akwukwo gi ike agaghi ato e bea ka m je choo ihe m ga-eri. . . .
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:46pm On Jul 21, 2008
Romeo gbachi ya nkiti. . .
Uchenna maka umunwanyi
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:29pm On Jul 21, 2008
Uche2nna:
lol @ Agaba

E chekwa m no mathematics ka ina akuzi. Kedu ihe butere anatomy kwa cheesy Nairaland ga egbu mmadu ofu ubochi grin grin grin
nwanna a di m versatile. . .

Romeo

check 1 page back
Forum GamesRe: Be The Last Person To Post Here: by agaba123(m): 9:17pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
please jassie  stop posting offensive stuff wi my name ok?? angry angry

ogre
ebelem na emeelu gi

agaba
loool
Ogre
chei I nuru ihe Ohwara gi?

Ibobabe
ahe m lool
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:15pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
nke anwa gbasaa unu
ejim akuko unu ncha
thanks to d list grin
onye kwuchaa omechie onu lipsrsealed
Ibobabe
List ahu aburo eziokwuO kwa asim ka anyi jee okija. . .

Onye aka ya di ocha adighi atu  alusi ujo nne smiley cheesy
Forum GamesRe: Be The Last Person To Post Here: by agaba123(m): 9:13pm On Jul 21, 2008
the greening on your face communicates more than we heard. . .lol
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:04pm On Jul 21, 2008
romeo:
Agaba na achu ibobabe grin grin grin grin grin grin grin grin grin

Umuigbo Hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii wink

Felimbombo ga ewe kwa iwe cheesy cheesy
Hahahahaha. . . gwanu ibobabe na i likiri ya. . ka ma ibia kuwa asiri . . I no go blame you. . lol

Ibobabe. . biko watchia onye a a na-akpo romeo ofumaanya ahu nwanyi one of abalidiegwu autonomous community
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:03pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
grin grin grin
oo asili ka fa na acho 
akam dikwa ocha

ok oo oburo flattery mana ozugo
o na eme ka m na eme gi suspect  cool
OK ozugozie nu. . .

hehe . . aburugo m suspect. . . onye a na-acho acho. . .Ok odikwa mma ma o buru ibobabe na-acho m
Forum GamesRe: Be The Last Person To Post Here: by agaba123(m): 9:01pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
ogre **wink wink**

agaba
no wahala
hehe . . . em . . .thank you
Forum GamesRe: Be The Last Person To Post Here: by agaba123(m): 8:46pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
i dey doyin,
how r u

ogre
nawwa u oo

agaba
ika na e post?
Mbanu nne akwusigo m
Okwa isi mu kwusi
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:44pm On Jul 21, 2008
less than 2 days online chat, lady J ekwuwela okwu Olulu

Ilo etu esi alu ihe o bu? I mara nu n'uwa adigo mma. . . lol

ibobeibe gbachikwa ya nkiti inu, wink

Toshi achoro m ihu ugbua
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:42pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
Lady J
onwerokwa onye mu na yi di close eba
anarom eme online love biko

agaba
flattery anaro a work for udi mmadum,ndo cheesy cheesy
hey keduzi udi ihe bu ihe nke a biko?

Mu na mmadu na akpa nkata, ofu onye esi na akuku bia kwukenye ofu. . .ee
A na m eme flattery a bu nwa SS2. . . . a na m ekwu oku dika onye igbo.#

Onye hu eziokwu ya kwuo ya. . . cheesy cheesy wink

Lady J inugonu ihe i choro inu. . . angry angry
Okwa onu m bu onu m . . a ga m ekwu ihe m huru. . lol
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:32pm On Jul 21, 2008
lady J, kedu kwa nke gbasara udene na baba? eeh  sad

O dika asiri agubago gi. . . . cheesy

Anyi choro acho?
Forum GamesRe: Be The Last Person To Post Here: by agaba123(m): 8:30pm On Jul 21, 2008
doyin13:
**sneaks a peek at Ibobabe's profile**

Osanobua shocked shocked shocked shocked shocked

See Babe-i-licious babe.

Wassup na OMO IBO grin grin grin grin
make u no go crazy. . .

And I think I told you she is the only person that shld post after me. . . u no de fear? grin
Nne ibobabe, Okwa so gi nwereb ike I post ebea, as far as u are the last I will stop posting
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:28pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
okwa anatomy ka i na ekuzi
agusigom nke anwa mana m need ee brush up amagom na izulu ezu
oman te aka cheesy
O di mma agu mma. . . .asampete. . . ugegbe
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:23pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
mgbe oga adim mkpa mga agwa gi
daalu tongue
Mgbe O ga-adi mkpa. . .chei. . . ka m chewenu. . .I hope O gahi abu udi me chere na odu ugbo elu. . .
Forum GamesRe: Be The Last Person To Post Here: by agaba123(m): 8:21pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
im jus d new kid,

ogre translate

agaba stop posting  angry angry
Only ibobeibe should post after me. . . . I don de warn una for the last time
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:19pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
omg!!!
onwee onye bu okija juju ebea shocked shocked
agaba,it's not me
abum onye ofuu ebea amarom na enwee ike inwe multiple identities on ere

onye ka ina akuziilu anatomy??
nna,daalu mana mba biko, grin grin
aaa! o di mma. . . okwa my only one kobo help. . . .I magonu. . hehe
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:53pm On Jul 21, 2008
O di m ka ibobabe choro ime anyi the more u look the less u see. with okija juju . . hehe
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:47pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
ChinenyeN
daalu rinne
abum med student
mga apu ebea na afo ibuo na okara
aru adubagom,achoom inakwulu ndi bem,  cry cry cry

agaba,
chesie ike nwanna,na elutebegom
Nne daalu, afugo m ihe iji aguwasi isi. . . enwghi ihe iji mass eme. . .ka ma ya m kuziere gi anatomy hehe, I ga-amuta ya ofuma,
A na m echesi ike , lol
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:38pm On Jul 21, 2008
ibobabe:
agaba,
amam na obi na akugbu gi ebe anwa ino  cheesy cheesy
nna aba d next flight to ebe ino
jide obi gi aka!! cool
Nne buru bia. . .ososo, a na m eche gi. . . .
In fact ejewego m airport ka m chere gi

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 127 128 129 130 131 132 133 134 (of 134 pages)