Agaba123's Posts
Nairaland Forum › Agaba123's Profile › Agaba123's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 125 126 127 128 129 130 131 132 133 (of 134 pages)
which person? old person? chief ka o bu ndi obere? Nne hapuchaa ihe page 400 ihe a ihe emere na internet . . .lol na mmadu, abu m the best you can get . . . ![]() Chei I wepula picture gi. Akara m iletukwa ya anya ka mara ma ga-cheta onye I bu |
Mba esoghi m . . . . .lol . . on the contrary. . chei I don die . . I go tell you who I am but nne Ogwula ihe m nwdebere ike na ebe a. abu m ezigbo mmadu. . . . . kedu ndi nke bu anya afu nwayi nwanu? lol Onye I na-ekwu bu maka ya O no ebe ahu? |
ibobabe:ama m na O buro so ya . . .lol But I manu a na-enwe nukwu manwu na obele manwu OK ewepu go m ya . . . lol |
hahahaha which quote nne ka m wepu ya sharp sharp? hahahahahaha. . . ![]() I was in the UTH probably Agaghi m ama onye ibu ebe i puru na de begining of clini |
No I should know you but amaro m gi . . . . lol what level ka Igbapuru? |
Prof Af na ndi otu ya lol Hmmm nwoke ahu ejighi arsenal ma o bu manchester egwu egwu. Yet nwunye ya makwara mma. I mekwere nke oma si ebe ahu gbaputa. After all the medskul ka na-ebido ebido |
Aaah Ok no p. kedu school i nobu naija? Adighi m sure na ha ka di serious? Etua idi ihe ha ga-acho naka gi bu so kindness or I daa. Naija sef. . .ooo |
ibobabe:Bilateral . . .O bu na ighotaro ya then isiro ya . . an exchange stuff. Achoro m ikpawa maka ya sha . . . Aaah ok . . .naani ikpa nkata ezugo ime ya obi oma. O kwa ngi nwa kpoo ya? so de poor boy ga-alaru ezigbo ula. |
ibobabe:Chei Ok O di mma . . . nsogbu adigh i. . . O ga-ralu ezigbo ura taa. O bilateral ka iji bia obodo a? chei nkata kalikwaa |
ibobabe:O di mma O gi na ya na-eje ya bu njem? ![]() Anyway O buru na inwetara peace through that, obi di m mma. ![]() Have fun . . anyi ga-akpa mgbe I batara |
aaah obi di m uto na idi mma. . . .munwa dikwaazi mma eeeekwa! kedu ihe o na-acho? O choro ka gini mee. . . .anyway a na-asi na ebe onye na-ebighi na-agu ya karia ebe obi. Ya kpacharakwa anya ooo . . .okwu ya bukwaranu gini? O na-araru bu ura? |
ibobabe:Osisa bu mba. O siri na ozo m ga-aza ga-abu ashawo. Just do a search. hahaha . . . . Kedu ka imelu? |
Oooo! choochi . . . Lekwa m lekwa boxers m , O dikwa ocha. . . . Toshman nwa ama ama, anu a na-agba egbe O na-acho condom, igbakaria O chowa G-string. Aka kpara ezekudene, O kwuo onye chiri ya ozo, Romeo, romeo, O na-abu ugboro ole ka m kporo gi . . . . Ibobabe mmamma |
ibobabe:Nne enwerokwa mailbox, akara m ezitegoro gi ya ibobabe:Mbanu nu. . . . A bu m onye obioma and i makwa nke ahu ofuma . . .ihe ikpeazu m ga-acho ime bu imewapu nwanyi obi . . . ![]() |
ibobabe:O buruokwa etu ahu baby. . . I ma na I di iche nne daalu maka nke a. kedu abe m ga ziga nyabu private message? A ga m ezite ya osiso ibobabe:Daalu nke oma . . . a na-eji ihe mere amuta ihe . . . aputara m siwanye ike. |
Nke a nwa O na-enyekwa nsogbu Okwa I bu medical doctor to be? 3 minutes test adigo I check ma O bu eziokwu ma O bu asi. O gaghi egbu gi oge i choputa I nu . . . Omalicha ![]() Page 400 . . . O nwere onye aka ya di ocha? Ya bia kwuo . . . . ![]() Ma ya wuru maka HIV, I ga-achoputanwu . . .ahinze chukwu maka ELIZA test |
Another Sad Love Song Toni Braxton Since you been gone I been hangin� around here lately With my mind messed up Jumped in my car tried to clear my mind Didn�t help me I guess I�m all messed up now baby Soon as I jumped into my ride Those memories start to play A song comes on the radio And there you are baby once again It�s just another sad love song Rackin� my brain like crazy Guess I�m all torn up Be it fast or slow It doesn�t let go Or shake me And it�s all because of you Since you been gone I keep thinkin� about you baby Gets me all choked up This heart of mine keeps Dreamin� of you and it�s crazy You�d think I�d had enough As soon as I get you out my head I�m in your car again Just one request from the radio I�m back in love sugar once again It�s just another sad love song Rackin� my brain like crazy Guess I�m all torn up Be it fast or slow It doesn�t let go Or shake me And it�s all because of you Here comes the strings Then somebody sings Only takes a beat And then it starts killin� me darlin� Only takes one note, I tell ya, From that radio It�s just Another Lonely Love song. |
This is mine : sad love letter- how can ypu heal a broken heart https://www.youtube.com/watch?v=L0idL9LlGuw&NR=1 |
ibobabe:biko nnu akujikwala. . . . i maro na I nwere ike ime monk o chuwa nwanyi . . . anya afu gini? O ga-abu ihu nowke na-achu onye dika gi, itawa ya uta . . .ma y aburukawa na m na-achu gi ![]() Lesson: I choo i mee kpom kpom kpom, tinye gap after each kpom, ma O buro etu ahu, ogho rikom. . . |
ibobabe:Chei! na wa . . nke anwa agasigo https://www.youtube.com/watch?v=YoRUdar7XOo Gbachi fa nkiti adi m sure na ha a naghi ekwu eziokwu. . . . . .Abu m nke ezigbo Pick up the pieces https://www.youtube.com/watch?v=i_0awq32xIo |
ibobabe: https://www.youtube.com/watch?v=i_0awq32xIo |
toshmann:Ibobabe kpchara anya maka onye aO bu ezigbo enyi m na agbenyi ihe O na-ekwu. naani ihe na-esere m na ya bu nwanyi. he invented the felibombo story ka o wee nara m nwanyi ma na O wokuro. . . . so eziokwu na-esi ya na onu bu good morning ma abia nihe gbasara nwayi. . .juokwa ify. Nne biko gbado anya |
that was a painful memory ma o buru na egwu ahu kwutere ya ofuma. . .umunwoke di bad. . .ndo. . .kedu ka mmadu ga-esi hu odika gi mee udi omume ahu? na wa |
ibobabe:ma ichoo anyway. . . . .but ma Ichoro na you de rule. No qualms ![]() |
ibobabe:hahahaha . . . my pleasure ma o buru na o ga-eme gi obi oma. . ma a mara m na I gaghi acho ka Oko koo m ![]() |
ibobabe:My experiment na-agba isi akwarama na O bu mu na ya. . Adi m fine all the same O dikwa mma ka i je zuo ike. . . oburugodu abali abuo na beach . . |
ibobabe:Just hoping you are . . .mezianu m add |
ibobabe:#Please take me serious ![]() |
ibobabe:Nne maka felibombo, enwerokwa m any confession. . . . any other confession ichozikwara nke I na-amatabeghi, I juo m. A ga m aza. ![]() How acada? O na-abakwa n'uburu? too much to read sha. . .ndi ozo emego ya. O gaghi eru na nke gi O to. |
ibobabe:hmmm Is that so? Yea I think you are right. I'm not a crazy ass babe. . . and you know it gotta take me serious |
ibobabe:Efi na-enweghi odudu bu chi ya na-achiri ya ijiji . . . O burugodi maka nke a ojugo m afo. . . ma na ama m na I ga-ekwu nke ka mma ma onwere etu esiri wee mee O buru na ihe nile ha na-ekwu aburo eziokwu. O kachasi ka O si metuta Mbobo. . . Nne i di uto. . . daalu ezigbo nwa ![]() |
presido1:you wish Asi na inodu odu na-agu ngwere ma na odudu ekweghi yalol |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 125 126 127 128 129 130 131 132 133 (of 134 pages)


