Agaba123's Posts
Nairaland Forum › Agaba123's Profile › Agaba123's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 124 125 126 127 128 129 130 131 132 (of 134 pages)
Otele nwere ndidi . . .ndo |
hmm snazzy D luru di na March. . .romeo a ga m ekwuchitere gi na nke a. Aka gi di ocha. |
Kiss26:Tosh mekwaa ososo. Okwa ihuru sign a na-enye gi ugbo a. O ji umunwanyi mere enyi. O bughikwa emecha ugbua i bia bewere m akwa na-anapula gi Kiss. Lekwa Kiss dikwa interested. I mee ngwa ngwa, I meghara odachi |
Bia onwediri onye mara ebe Ghettochyk no? Otekwala m huru ya last? Hmm Ikomi ya gazieee . . asili gubva agbara . . ma o buru ndi onicha |
threadi a kwesiri e gawa n'iru ya buru Ibobabe jee nu kpoghachite ya. ![]() |
hahahahaha . . .eji Igbo agwa ya onye ocha Ya gaa nke oma |
ify baby, kedu onye bu pinky biko gwanu ohaneze ka kwadooro ha gift |
rampant . . .jekwa gwa ndi uwe ojii ka achowakwa otele onyugo ahu isi |
IFy kedu onye bu Pinky? Kpokene okwu afa |
Mkpobiri aha kiss26 bu Kiss Kiss nnooo |
ChinenyeN: ![]() |
My heart goes out to him and his family. Oba take heart. http://www.thesun.co.uk/mysun/comment/view.page?storyId=1467744&submissionId=377462&nav=jump&pageNo=1 |
Chei Tosh. . . . . ndo . . .nani nwanne na nwanne ka anyi bu. I nugo hahahahahaha BTW Tosh kedu onye m chulara? eee gwa m onye m chulara ebe a. uwa a na-ato i, I na-amuri. Ibobabe I chochaa onye I ga-ege asili ya, O buru nke Tosh chugburu onwe ya na nwanyi. Jee na thredi ozo jee juo ase onye o bu. baby oo you are the best . . . ma ihe i nwere ma nke I na-enwero ![]() ije oma |
yaaayi. . . ![]() |
O di mma Nsogbu adighi . . . |
yap . . . .full ground |
ibobabe:I di funny, O nwebu mgbe O ga-abu n'obi ojoo? Darling m ahu bukwazi n'obi oma na n'obi ocha put together. . . . |
ibobabe:Cheii OK ekwerogo m darling ![]() Onwero anything special lol . . . . . ![]() babe got to sleepa ga m ahu gi mgbe I nataa |
ibobabe:O buro na naira land nne . . . .hahahahaha |
ibobabe:Nne aburokwa m anya afu nwanyi 1biko inuI ma na mma gi di ka magnet . . . ma adighi m ele so mma gi anya. A na m ele ihe di na ime gi nke mere ka di mma zuo oke. Ihe page 400 ahu bu one and the only one . . . . juokwa ndi irom lol ihe add ahu. . hmm isiri ike . agaghi m akp o ya here. . .when did you last sign into you your yim? you should have seen my offline. . .just guessed it |
Aguro m anything there. soso olu ka m luu there . . . Legend . . .that shld be a compliment ![]() okwa ima na m ma your address ma na ichoro confirm . . .lol a na m eche mgbe I ga-eme o bi ebele. . . lol agumma a ga m akoro gi ihe I kwesiri I mata . . .any i di very careful O dikwa mma sha. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 124 125 126 127 128 129 130 131 132 (of 134 pages)


