Agaba123's Posts
Nairaland Forum › Agaba123's Profile › Agaba123's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 128 129 130 131 132 133 134 (of 134 pages)
The only person permited to post after me is Ibobabe if you are not, then do not post as whatever happens to you myb hand no dee am ooo, make u say I no warn u |
ibobabe:Biko ka anyi jewe osiso, Onye aka ya di ocha O na-atu arusi egwu. . .mbanu, Nne o buru maka nke ewinigo m lol |
toshmann:Cheeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeei Okwa unu ahula. . . Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeee Okwa m kwuru ekwu oooooooooooo Onweghi ihe toshi luru, |
Okija-juju. . . . o dika Oku adila over Agaghi m agwa ha onye ibu. . . ma ama m gi okwa gi butere onwe gi traffic . . .lol |
Uche2nna:UC na Onu i ka o si. . . ![]() Abu m matho from time imoriver. . . Onweghi ihe meganu. . . . Nani ka m nyere ya aka . . . O nweghi ihe ozo Onwezikwa di gi n'obi ngi mazikwa. . . |
Lady J:Igbo deme deme, |
ibobabe:Chei ezigbo ada ka ibu. . . oburu na umunwanyi niile mara mma dika gi, naija kaara i di mma. . . lekwanu udi mbo O na-agba. . . O di mma, You bochi nta ka achia na Owere nchi Good luck. . . . onwere math tara gi akpu ikpoturu m ka anyi tisa ya. . . .achoro ka inwee 100% ![]() |
Ibobabe na-achozi ime umunwanyi ka ha ghooo les. . . what I don't know. . . any ataro m unu. . . rubi na queen aisha et. al lol Unu a na-ahukwa ihe me na-ahu. . . ooo chochi Ibobabe queenish amaghi onye m bu. . . Juokwaa ase. . . . |
ibobabe:eeh em , corner corner question? wetin be that ![]() |
agaba123:Iwe ewegbuola Toshi na rubi alugo di, lol |
Okuko rapu kwom, ndi ihe o ga-eji zuo umu ya eenkwa Tosh, lol Nne m gbachikwa ya nkiti, eme ewere mmiri oku mee gi aluu Ibobabe na-eweta fire no be small |
A no mma daalu for asking, Ok nsogbo adiro. . dika I bu mbotic? I na-agu tDB, Omakazi emm Imara na I na-alaru ula, welie aka gi elu. . . |
ibobabe:Wetin u de read? ![]() |
Oku abaala na thredi maka Ibobabe, hmmm Ibobabe , nne kedu, O tegokwa, Ilarukwalu ofuma nabali? |
presido O dika asiri agubago gi? ![]() lol werekwa ya nwayooooooo |
![]() bon apetit |
Bia unu kwusi posting Ibobabe should be the last poster go Ibobabe go |
alright O di mma a na m eche ka m hu mgbe i ga meri na thredi ahu |
ibobabe:emm may be u are not completely wrong. . . . not completely right. . ., ![]() ma na obughi kwa ihe ojoo Cheii go ibobabe goooo u shall surely post last |
sorri putara na ighotara ka o bu na Ighotaghi? |
chei ibobabe O dighi kwa mma eee aga m aga na niru na -ewuli mmuo gi elu |
babe I have stopped . . . .I want to stop and cheer from outside Biko, denye afam na . . . |
ibobabe:Can you add me to your messenger so I can continue cheering u there? |
Ok Babe This is the last one I will not post again, I will be doing the cheering in the spirit |
ibobabe:hmmm amakwa m na inujuru ara nne gi afo, Igbo zuru ezu massa. . ja, u can say that again |
Hmm isi agaghi agbawa gi . . . tufiakwa , isioma dika nke aa mabnunu Enwere me ogwu ya. . . . I will massage it and keep it as beautiful as it is lol Onwere nke I na-aghotaro biko gwa ma ka m tapia. . . |
ibobabe:babe . . . nani nwe aka Buru gawa, I am cheering you |
ibobabe:Ujo atula gi omalicha, adighi m ata aru, Obi m di ocha, ife m kwesiri ime ka m na-eme, anya huru ugo jaa ya mma nihi na anaghi ahu go baa. I nwero nsogbu chaa |
Ibobabe Obi m di ocha, the cheer is veryyyyyyyy innocent if that is what u meant |
No Ibobabe, I am just cheering you up. I do not want you to lag behind, I am your no.1 fan |
Go ibobabe goooooooo |
hahahaha, nne kedu ihe I na-achozi ikwu? O na m enwerozi ike inye gi compliment, O di gi ka onwere ihe m bu n'obi? ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 128 129 130 131 132 133 134 (of 134 pages)



