₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,437 members, 8,422,015 topics. Date: Sunday, 07 June 2026 at 01:59 PM

Toggle theme

Faketan's Posts

Nairaland ForumFaketan's ProfileFaketan's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 25 26 27 28 29 30 31 32 33 (of 54 pages)

CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:04pm On Nov 04, 2007
presido1:
Obu onye na esi nri ya buru oche nodu na kitchen. tinye radio ivory coast by 2pm i ga anu the news.
Ndi IGBO Hi.
Presido I ga-akpachapu anya gi. O di ka I naghi atu ujo? I lechaa ify I na-agwa ya okwu any how.

Cheekwa aka ghoro m.

Ezigbo nwanyi na-ano na ebe o na-esi nri ka nri wee too uto.

O bu na i mataghi biko mata ya ugbua.

Ify moo. . . gbachi ya nkiti. Uto m, Obi m. Isiwela udi nke ahu O na-abu Isichaa, m mee many many thing ebe ahu.

Em Ikom bu ezigbo mmadu. Nye ya nri ka ori a Inu ezigbo nwa.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 2:01am On Nov 04, 2007
Nwoke m Igbara aji nobi? Onye gbara aji n'obi ka iwe na ewe
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 3:28am On Nov 03, 2007
Ify m otetugokwanu aka imeturu m aka. Ngwa bia achalaugo bia metu m aka nga ahu o na-abu i metu m ya ihe emewe.

Ifymooooooooo. . .ujo a na-atu gi?

Bia ka anyi mee ife na etiti igwe mmadu. . . maka ndi akwukwu ga-ado.

Onwekwara ike iute ndi ufodu? Tosh O na-ewute gi? Onwere onye O na-ewe iwe? Kwue ya ugbua or forever keep quiet.

Who goes there? ya eje?
TravelRe: West African Countries Hate Nigerians? by faketan(m): 10:54pm On Nov 01, 2007
I had to ask an Ivorien today at Lunch why we so much hated,  . .

She said in summary that people distance themselves from us because they believe that we do evil. However she said that her experience with Nigerians is that of joy. According to her, 2 of her sisters are in UK today through a Nigerian.

To add goodness to goodness, her husband a Gabonese told her in no uncertain terms that all Africans should be proud of Nigerians:

that most of the good positions occupied in the UK by Africans are occupied by Nigerian. And that they work hard in everything that they do which is the  reason why they are elevated.
Including pushing stuff. It does not mean according to him that others do no evil or push no stuff but that they lag behind Nigeria in every field of endeavour both good and bad.

End of story.
European Football (EPL, UEFA, La Liga)Re: Arsenal Fan Thread: For Gunners Only (Old) by faketan(m): 3:32am On Nov 01, 2007
20.1
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 3:21am On Nov 01, 2007
Ngwa tosh sowe onye nkaa ma wepu anya ebe Ify m no. Inuru ka aha ya bu fesse,

fessasia Okenekwa,

Ilola. anwuchino o.

Ify mooooooooooo. Ezigbo nwa. Bia susuo m onu, kiss kiss
TravelRe: West African Countries Hate Nigerians? by faketan(m): 3:18am On Nov 01, 2007
This thread just confirmed my suspicion.

I have been wondering why I get some kind of treatment from other African brothers, even some Ghanaian in this foreign land. I once told someone that i think Africans do not like Nigerians.

It is really funny. Na wa for Africa, Did you say it is jealousy? , may be ,
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:16pm On Oct 31, 2007
nnenne i na-emezinu iggy since. O zi maka gini.
Ify moo. Olee etu imere. were oso bia. Achoro m gi visa ugua.
PoliticsRe: Madam Etteh! For Or Against? All In Favour: by faketan(m): 7:02pm On Oct 30, 2007
http://news.bbc.co.uk/1/hi/world/africa/7069654.stm
It is probably true.
I guess this is better for her.
She should have done this earlier.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 5:40pm On Oct 30, 2007
hahahaa, Tosh you wish.

Ify m, oru ji m aka abuo aka abuo. Biko ezigbo nwa egbula m egbu. Abiala m. Ndi na-achi gi ochi ga-emechi onu. Maka o dighi ihe ga-eme ka m hapu gi.
Ifylayer can m bu. Onwere onye ga-ahu ebe a na-echi ozo jewe abe a na-aru agwu.
http://youtube.com/watch?v=v05CQMvyTAs

If I bu ugegbe. Onye huru gi ahugo mma.
Ifymooooooooooooooo, ahuru m gi n'anya
PoliticsRe: Madam Etteh! For Or Against? All In Favour: by faketan(m): 10:19am On Oct 30, 2007
212 sign for her impeachment. I am loving it.

I pray that more fake governors will be removed from sit.
European Football (EPL, UEFA, La Liga)Re: Arsenal Fan Thread: For Gunners Only (Old) by faketan(m): 9:23am On Oct 29, 2007
I have much fate the boys. I do have respect for MANURE at the moment. I wish vampeeeee is not injured. He is always their undoing.
PoliticsRe: Madam Etteh! For Or Against? All In Favour: by faketan(m): 12:36pm On Oct 27, 2007
Oga Seun, She is not a senator in the first place. She is a Rep or better put an MP. BTW who cares what she is and what she is not. One thing is certain, she is disgrace to Nigeria and womanhood.

She cannot possibly be a model.

What I am saying is that she has a resemblance in that pic to an actress who is known to portray wickedness.
And what  she is doing the parliament is exactly the kind of thing MAMA G will do.

Hope you get that rite?
PoliticsRe: Madam Etteh! For Or Against? All In Favour: by faketan(m): 12:13am On Oct 27, 2007
Na wa ! She looks patience Ozokwor and calmly fits the character she represents in movies. What a shame.

CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 7:31pm On Oct 26, 2007
Ify biko gwara m ya Tosh ozo. Tosh o siri na ya di fafe na aka m. I nula ya?
Ngwa jezie zuru ike.

Nke a Ina nuri na nwanne gi biara. O kwa nwoke ka O bu. karia ma I bu homo
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:57pm On Oct 25, 2007
Echekwara ma EFCC jideburu Dafur. Kedu ebe o siri dakaputa. O di ka I jumpuru bail.
Kwuo ihe doro gi enyi m.

Dafur,, kedu maka supporter of APC, Chukwu ga-akpa ndi ahu eze maka ihe ojoo ha na-eme umu mmadu.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:19pm On Oct 25, 2007
Ken Anwunoo
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:58pm On Oct 25, 2007
Ify m bia ka any si ebe a puo. O naghi ete aka ihe mmadu aburu nke onye ozo.

A na agw ochi nti na agha esula

Presido na-acho ndi ga-abia luru ada ha.

O buru tusasia O gaghi ere. Back to sender.

ify lekwa million kisses and hugs
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:51pm On Oct 25, 2007
Ify moo, bia ka I koo m oko na-azu.

Nkwara m aka gbatia m ahu. I nugo

Chi ejigo. Onye oma m. O no m na obi
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:48pm On Oct 25, 2007
O nweghi Orlu m na-eje Ify m. Agaghi ma rapu gi, ebe i na-eje ka m na-eje ebe I na-ala ka m na-ala, ugegbe mo, ify mo.

Ify lee. Ejeghi kwa m Orlu. Okwa enyi m nwoke jere orlu gwa m etu Osi jeee.

Bia susue m Ify eme ndi iro memina m.

Tosh egbunyebugoru m ogwu oke ma ogaghi. O deshi.

Presido. O dighi orlu m na-eje. .I nugo. .
jide obi gi aka
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:12pm On Oct 25, 2007
Tosh eeee, Onye juru gi. Ikwuwekwa nke o nabu ikwuo , m si gi were mkpo gi nuo iyi.

Isi na ihe a i na-ekwu bu eziokwu. Ngwa kwuo ka ihe buru nwoke gbajie ma o buru asi ka I na-asi.

Ify m. I mana o bughi eziokwu. Abu m nwa afo Igbo. m na ndi Igbo na-erico na-anuko. Okwanu nwata kwocha aka, O soro eze racha ofe.

Ihe ndi a Tosh na-ekwu bu ka O tinye iro na etiti m na gi. Ma oburu ogwu O gaghi ere.

O ihe iji ekwu udi okwu ahu mgbe m na gi labara n'abali? Mbanunu ify  mooooooo. Onye  m ji eme onu.  Mmadu a na-ahapu ebe a na-echi ozo jewe ebe a na-aru agwu. Soso gi ma ebe a na-akpatu m aka m nwee anuri.

Ifyiolysis. ebe ano. Ugegbe m ji ahu uzo.
PoliticsRe: Madam Etteh! For Or Against? All In Favour: by faketan(m): 11:45pm On Oct 24, 2007
See that she has so much testosterone in her blood. Has the heart of a man. Look very well. She shave here beards

I wonder the kind of people that are supporting her in this forum. They are probably those whose parents share in the loot. Those who instead of telling their parents that what they doing to this country is evil, they keep quiet cos they are not affected. Off course they hardly stay in the country. Open your mouth and tell your mama or papa that he/she is a thief.

Ette should be ashamed of herself. When she started with US birthday just few days after assuming office, n o one should expect any thing serious from her. She might have gone for wedding anniversary in the UK if not for the ettegate.

We can stop this. Lets stop being complacent.

EducationRe: Bad Things You Did In Secondary School? by faketan(m): 9:53pm On Oct 24, 2007
So those who have been saying their evil went to wood league school? Make we hear word abeg.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:47pm On Oct 24, 2007
PRESIDO O MAKA GINI KA IJI SI NA OBUGHI UKA M? O di ka I bu onye olu

Ify m. Kedu ka achalu ugo m mere. Amara m na I no ofuma. Bia mee m ka isi eme m obi adi m mma ono m n'obi
PoliticsRe: The Trial Of Sam Egwu Was Mired In Corruption by faketan(m): 8:17pm On Oct 24, 2007
hmmmmmmm. I actually wanted some reactions. I thought I was alone in this believe,
Well let the masses say it.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:23pm On Oct 23, 2007
Haha, black market, Ijere mbano ka o bu mba ise? ndo. Ndia ahu na-ere ere

Biko jee orlu o ebe a ka na-alunwanyi alu.

N5000 ezugo. I ga-enwekwa change.
Ebe ndi nke ozo, opekata mpe, N1m.

hoho, Tosh onye Mba ano o bu m asi? List eeeeeeeeeeee
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:14pm On Oct 22, 2007
o na- aga nke oma.

Doncaster nno
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 4:27pm On Oct 22, 2007
Ezinnwa. Abiaruala m . Ebezila na imanu ka m si eme. Aga m eny gi ya otu obula ichoro ya. ma obu otu ukwu n'elu, ma obu ukwu nabo nelu. Ichokwa nke aka na-aru, imana bakassi gi zuru ka-eme. Ejikwanu m ihe ya na ya ra. I ga-je urukpu itolu ugboro ole obula ichoro ya , okwanu ka osi adi na mbu.

ngwa o setigo Tosh kpuchie anya. dafur laba Ulo karia ma Ichoro ka akwukwu dowa gi grin
PoliticsRe: The Trial Of Sam Egwu Was Mired In Corruption by faketan(m): 4:12pm On Oct 22, 2007
HUMPHERY:
HELLOW THE LAST POSTER,You MUST NOT COME FROM STATE TO KNOW HOW FAR THE STATE WAS DEFRUADED.YES,IF THE WRITER IS FROM EBONYI STATE THAT MEANS HE SHOULD KNOW PAST GOVERNOR BETTER. WE SHOULD LEARN TO CALL A SPADE A SPADE IN THIS NATION.THOUGH NAIRALAND IS NOT A POLITICAL FORUM,BUT PPLE AT LEAST SHOULD BE FREE ENOUGH TO EXPRESS THEIR OPINIONS WITHOUT ANY BIAS.
How funny you just concluded without hearing from the guy or from me.

Hope you will be able to call a spade a spade in real life not in nairaland. We have heard all those spade talk in the past but we were not able to see real action.
Are you the first poster?
EducationRe: Nigerian Students Are Record Setters And Breakers In Foreign Universities by faketan(op): 7:38pm On Oct 21, 2007
O dear dear.

We will get there my bros.

Only time. Only time and determination. I think we have the will and what it takes
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 7:11pm On Oct 21, 2007
Ify moooo,olee etu Imere. Ify oma m, Tosh wu onye ntisa.

Tosh abiala ozo hoya hoho hoya, obiala ozo, hoya hoho hoya.
Omakwazi aku asiri.

Ocheghidi ka nnenne bata onu gbawa ya ka ukpaka
PoliticsRe: The Trial Of Sam Egwu Was Mired In Corruption by faketan(m): 6:49pm On Oct 21, 2007
@ poster,
Are you from Ebonyi State? Only Ebonyi people belive he was not a good governor.

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 25 26 27 28 29 30 31 32 33 (of 54 pages)