Faketan's Posts
Nairaland Forum › Faketan's Profile › Faketan's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 24 25 26 27 28 29 30 31 32 (of 54 pages)
As my wife has said earlier, please do not go into oat taking except for public office. I have been with ify. . for a long time (6 years) and we have been doing it fine but no oath(blood or water) but we are good together even though Toshman, Romeo and Ikomi are jealous. Sorry do not do it. It is bad. But if you insist, we can take you guys to Okija. |
Romeo. . . umuaka di ka unu biko laba ura ma o bu ibanye n'ulo. Soso ify nwee ya. Obi mooooooooo. Buru ya bia. Ikomi ibu machine, kedu ebe ada Sadaam no? A ga m agwa ya ooo Tosh bia aga m enye gi condom ma I choo |
Toooshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee! I na-eme m obi uto. Ina-asi asi di ka amuru gi muo isi asi. Toshieeeeeeeee! Anu a ana-agba egbe O na-acho condom, Igbakaria osiwe imi na g-string. I ga-apass nnu. kama i ga-ebu uzo chezo skirt na g-string, makwa condo. Toshi abiakwa ozo hoya hoho hoya. Tosh aga m agwa gi etu m si ruo gbagbo na Loughborough ma mecha passicha ule m niile. Nna gi agaghi ama. Ujo atula gi. Iwere sense ahu iji konuko umunwanyi dee exam gi, ihe ga-adi mma. Ara kwu oto na-akpasu nwoke iwe, ikpu gbara aji na-ame amu yom yom. Ikomium amaghidi m ihe m ga-agwa gi. Ify m asago gi. Agbara nwanyi. Onye m ji eme onu. Hua putara onye na-enweghi omara, kwuo ta kwuo echi. Ify aru m choro gi. Olee nga ino Oookwa ma oburu train. Toshimeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee |
Ikpu gbara aji na-eme amu yom yom. |
Hmm the funny thing is that most of the posts are coming from boys . . . anyway the thread was started by a teenager. ![]() |
One good thing you guys will try to find out is the result of this being sensitive. 90% of nigerian women will take you as feminine. I was just telling a friend about an experience I had. You do everything to make a girl feel welcome as a friend and may be something more(being sensitive in you girls term) but it will now make the girl think you are not man enough. It is perculiar with Nigerian women. So guys if want to be sensitive be careful because an average Nigerian girl does not grow up with soft dad or soft men. They believe being helpful is not manly. It is not their fault. |
To say chineke does not convince anyone you have not forgotten ur language. Even my oyibo friends here de say well. |
true for my father but my husband?? he gotta carry it.Very funny. Just pray very hard except you are one of those who wouldn't mind a divorce which is presently a lucrative business. Unfortunate our sensitive nigerian girls have also learnt the trade. |
And because she will not share it, u will not wish she wins? Bad belle!!!!!!!!!!!!! |
mana o bughi Ikpogi LovePeddler. I will not call my enemy LovePeddler. Well your initial reaction was not like someone who will take it as a joke. whatever. . .vooooom. . .I'm outta this place |
Nnenne ihuru ihe m dere? faketan:O n ighotaghi ihe ji dee ihe dere? Romeo was complaining that he has no one. hehehehe. . . . lekwa abu m bike aji adighi ya biko romeo: |
Look again: Mgbe ihuru ya i mee ka m mara. Biko onweghibeghi ihe na-eme ebe ga-ebute udi ihea nnenne inugo. I will simply bolt if you guys mis-understand me. |
ghettochyk (f)Ngwa leenu ma ihuru udi ihe a. |
Nnenne mbakwa. , .no be you. Obughikwa ihe m na-ekwu. Okwa ihe mmadu kwuru ebea ka m kwughariri. . .go to page 400 I cannot use that word on my enemy let alone nnenne. Agbenyeghi na O gbara m boot soro Presido. Nsogbu adighi. . . . .enwerem ify m. O na-emekwa m obi oma |
I ga-aghotabu? Presi kedu I ga-esi ghota. Ebe iji isi na ukwu zoro Nnenne. Onweghizi onye na-ahu ya anya. Post whores? jukwa Ghettochyk ihe om putara. . . . just quoting her |
Anichebe on fire in Europe. Got a penalty. Scored a second. A supersub. |
Onye si na anyi agaghi adi, ayeye ofo, onye si na anyi agaghi adi, a n ye n ye ofo, ify kwe ka ikuku buru ya ya, a n ye ye yeye ikuku buru ya o a yeye ofo. Ka of soro ibe ya reeeeeeeeeeeeeee. Ify bia susuom onu. Onweghi ihe meganu. nama enwghi usu. Susuo m obikwa. Anya ufu na-abute odachi |
Oh Presido na Nnenne? O ihe meganu? Ekwesikwaranu m imata eri oge. Romeo i no mma. . . . ka ichoro isonye na post whores? ![]() |
Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Toshieee toshi toshi, toshieeee toshi toshi. Onye nkem Anu a na-agba egbe o na-acho condom Anu a na -agba egbe o na-esi imi na g-string. O le nga ino? E nwere ndi i ga-agburu ogwu oke. Toshi nwa amama . . . . O ga-agakwara gi nke oma na nlele ahu i na-elele. Ify moooooooooooo, susuo m onu? Ekenekwa m umu igbo niile , ma ndi na-agu egwu kegite ma ndi kegite. haha Fesse de eme. . .Ify no mma. . . juokwaa ese |
Sweet T:I hope you will not be annoyed if I asked you if you are nigerian? What is the proportion of genuine nigerians involved in the so called crimes as compared to africans? Let us know. |
Ekene m umuigbo nile. Achughi m Toshman. Tosh na-ele exam ok. O ga-abia very soon. Hehe chychy kedu? Ify moooo otegokwanu |
Hee Ghettochyk. . . I na-enwetakwa onwe gi. . . Ihuru n Ify m? Biko gwa ya na m na-acho ya. Na o gugbuola m |
Ify biko bianu kedu ebe i no. ihe ahu na-agusi me ike, bia bia bia, Onwere nri ahu inyere m na-ato bi m uto, A choro m ime gi obi oma. Iziga gi ebe i na-agatubeghi mbu. |
Sweet T:The good things we do outweighs the bad things we do. They only highlight our evil to make us look inferior and you fall for the bait |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 24 25 26 27 28 29 30 31 32 (of 54 pages)
. . . anyway the thread was started by a teenager. 
am sorry.[/color]