Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 708 709 710 711 712 713 714 715 716 (of 1020 pages)
Window in igbo . . .Mpio |
haha. ndi ilo a gbala surplus.ole onye meghere gi uzo Pres ![]() Pres ga luo nwanyi biko,a nam e siri gi nri a bum nwunye gi. So ndi Orlu too a naghi egbu eke,then my guess wu na eke a naghi ata ndi Orlu na Orlu abi ? Pres ole Ikomi sef ![]() |
Grafik bu Odogwu nwoke.Iwe na ewe m however na ebe ono bu na o choghi iga choro ezigbo ada igbo luru.Onye ga ahazi ma dozie aku ya.lol Same applies to Presido na Ikomi na ndi ozo ![]() ezeagu:Igbo gi kara aka.ole ndi ji bw a nochite anya g.haha,ndeewo. @ all o dikwa nwute na rute ugbua,o nwebeghi onye nyere m answer rijuru afo gbasara ihe mere Eke ji hoo anu ulo na ufodu ebe na ala igbo ie na ebe a na efe ya. Darfur,o putara na i hughim ![]() |
otele: ![]() ole udika mpari di ihe a. agabaI23: ![]() Even gi @darfur,love nwantiti m ije mu na gi foduru nwantiti Ihe masiri uwa kwuwe,owu mu na gi |
otele:unu ahukwala echichi oooo ![]() The last time i checked Pres-elect ma rove wu onye Imo Pres-elect,come rain come sun,as long as NL is concerned,LOL i am with u ma lovey dovey Otele m ga e sendiri gi eke ooo ![]() |
Agaba so ndi Idemili sokwa A maghim maka idemili kama i have witnessed it twice na Nnewi . . na Umudim.Even the 2nd instance menyere m ujo na ahu.Eke ahu slept with me on same bed, i am yet to get over the shock O dikwa egwuuu na atu oyi. so back to ajuju m . . . .o bu ogwu ka o bu nature ![]() A nuru m na ufodu ebe na Njaba,o buru na aluta nwanyi ohuru,eke ga abia nabata ya mee ya welcome to the town especially o buru onye mba ozo ![]() haha ,ihe na emekwa na ala anyi,i swear. |
Otele e burukwa bata 18 ![]() Ndi Urhobo na atakwa agwo na eke.Ihe m na ekwu a bughi maka ita eke bikonu.Ndi na efe eke a naghi egbu ma o bu eri eke . . . .i na aghota ? I na ekwu na i nubeghi b4 na ndi Nnewi na ufodu obodo na Imo a naghi egbu eke ![]() Even na ebe m luuru di,ha a naghi egbu eke and o na Imo although na ahubeghim eke dat side b4,i have NOT been ard enough to see one kama na Nnewi a hulam ebe eke batara na ulo mmadu onye ahu were nnu ie salt fesa na ala,tuo eke ahu aha were gwa ya puo and it obeyed Ozokwa na Nnewi na ebe ndi ozo ahu na efe EKe,onye gburu Eke na eli ya otu e si eli mmadu. . .nke ahu a gbasaghim sha,ihe m na aju bu . . ole otu eke si gho domestic animal na aka ndi Nnewi ? O gbakwara m ghariiiiii ![]() O dim ka ndi AWO-Omama na ufodu ebe or all Njaba a naghikwa egbu eke and eke a naghi ata ha ![]() |
TheSeeker:haha. Atakwa mmadu how did they manage to suddenly turn eke to a domestic anu,how did they tame it jazz or nature ![]() |
olabukola:White Pu.ssy ![]() amarilo:Ara ga agba ndi ara . . . the krazy wud get kolomental.lol Presido,kpachara anya gi.amu ocha |
Mgbe o bula unu jiri tete ura,i need someone to give me a real and logical explanation to ihe a . . . Gini mere or rather gini bu the secret mere na places dika Nnewi na ebe ndi ozo na efe eke,Eke a naghi ata mmadu there.This is not story or heresay as i have witnessed this twice.Ha na agwa eke okwu ma o bata na ulo and eke na anu okwu ha and wud gently and harmlessly crawl out.Onye puru i kowara m the secret ![]() unu e wela iwe for my englis-igbo,boil mere m na anya. ![]() |
rubi:Ihe oma dika mu . . . . na gi too. Echelon,anya gi. @topic,Anya ka eji ama oka chara acha. You can tell a ripe corn by its looks |
Thank you.I believed before now that Iwa akwa is strictly for males. |
Biko ole onye lere mu ajo anya na threadia Kedukwa nke bukwa otito ito mu na anya ? Ihe nkea di egwu oooh a dopusialam nku anya nile di m na anya still efe e nyeghi.ole onye loro m anya hia ![]() Darfur, i am with u my rove [quote author=pres-elect link=topic=225819.msg4470170#msg4470170 date=1251910313]toshmotele [/quote]haha.Aha nke a ji ato ochi ![]() O buru na Tosh bu Otele then he has a case iza gbasara Nnenneigbo. ![]() Presido i am suspecting na o bu gi lere mu anya ojo otito jiri too m na anya.Ekwensu.On the other hand,e nwere ike m hu Ikomi ,di boil ga ala sharp sharp,Ikomi ole gi ![]() |
@Topic,N-guage,Toyosi and Dayokanu. ![]() |
Rofl. So Otele wu Toshman Romoe,Romanus i si na ndi Onitsha na awa anya oke ? unu nile na akpa mu ochi. |
Tosh gara akwukwo na Cardiff. Tosh bu oji anya a doka crotchet. O ji G-strings mere ubo. Oji akpa condom mere pillow. Crown prince of Umunkpi kindred. Tinye d aha na google,lol i ga ahu result ya. Anyway,otu i si ede igbo ditu a little bit different na nke Tosh.Last time Tosh dabatara hia,o gwara anyi na o na aga ![]() Patner in crime Tosh bu agaba.Gini bu handle gi nke ozo ? |
[quote author=Aloy~Emeka link=topic=317506.msg4458373#msg4458373 date=1251764002]Ekiti to build international airport Names of the new commissioners and special advisers and their portfolios are, Mr Gorge Akawa, former House of Representative member in the old Ondo State was given Commerce and Industry, Mr Dapo Agbede, former House of Assembly member in the old Ondo State, Public Utilities, Abiodun Olujimi,former Deputy Governor to Ayo Fayose, Works, Olufemi Ige, Local Government and Chieftancy, Morohunmubo Bayode Women Affairs, Others include, Segun Ilori, former Chief of Staff to SegunOni, who in charge of Special Duties, James Adara, Youth and Sports,Dr Femi Thomas, was retained at the Health Ministry , Mr Tunji Adeniyi, also returned to the Finance Ministry, Dr Gboyega Isijola,former Special Adviser on Rurak Development, Agriculture and Mr Kayode Babade, former Secretary of the party in the State was asked to pilot the affairs at the Ministry of Education Names of the special advisers and their portfolios are, Mrs Jolaade Onipede, former PDP Woman Leader was made, Special Adviser, Chieftancy and Culture, Mr Moses Jolayemi, former Senior Special Assistant to the governor on public Communication became Special Adviser on Tourism, Mr Bosun Osaloni, Special Adviser on public transportation with eleven others given different portfolios The remaining two commissioner nominees yet to get clearance from the house of assembly had been directed by the house to appear before it next week Tuesday.[/quote]. . . Former this and former that,when wud the old ever die in 9ja and let the young grow ![]() @Topic,good news. |
Kingiyke:haha,i cant help but laff. Their laws are very clear,its either you stick with it or keep your butts at home.lol Sad news still visit the travel section,ppl are still willing to sell off everything they have just to migrate to China . . . .are we just deaf or ![]() |
The old man in the story made sense . . . .let the gods or GOD fight for themselves. |
. . . Ok,and we heard this gist from ![]() |
Fredique:haha. Abakalilki toro na Enugu ? Efe e nyeghikwa,hoha ![]() Ndeewo sha,i si na i bughi Tosh ![]() |
No big deal but if you are so bothered change it yourself to whatever suits u,hopefully he wud get the message when he sees it.lol |
Mr Uweh are u guys saying women na awa akwa ? |
Fredqiue i bu onye Onicha ? |
Onye menyuru oku hia ? Nwata huwa anya,o kwuwa onu. when a child sees what hes not supposed to see,he wud say what he ought not to say.Rubi na Youngies ![]() |
nex:lol@ old layers. |
Haha. Kirishi is super dried suya.Just make ur suya and sun dry it for like 1 week.Kirishi is simply . . . |
Chicken if I must chose. |
Bialegend:na wao u oh. |
Owerri,Marris Supermkt at Ikenegbu |
This is so cool.Keep it up and happy selling.lol |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 708 709 710 711 712 713 714 715 716 (of 1020 pages)


na ndi ozo 
ima na darfur wu onuku

