Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,119 members, 7,818,341 topics. Date: Sunday, 05 May 2024 at 01:11 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (11) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292510 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (8) (9) (10) (11) (12) (13) (14) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:03pm On Sep 13, 2010
Amaghi kwam na oOnly truth bu onye Igbo.
Andrew Ihe i kwuru bu eziokwu kama Nsogbu bu na ndi a na agwa a dighi aghota.
@Ikomus cheesy
I si na i choghi ihu aha gi na intranet? Uka agwula then btwn mu and gi.
Darfur my lolipop kiss kiss kiss kiss
Igbo hi.
@Romeo,gbaghara my okuku igbo error.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by slap1(m): 3:36pm On Sep 13, 2010
Ify, ndia no na profaili gi ha bu ndi agbata obi gi, ka ha bu umunne gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:47pm On Sep 13, 2010
ndeewo nu ooo grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:34pm On Sep 13, 2010
slap1:

Ify, ndia no na profaili gi ha bu ndi agbata obi gi, ka ha bu umunne gi?
hahahahahaha
Gini ka i na acho na profaili m,m ga agwakwa Darfur tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:53pm On Sep 13, 2010
Ify keeee kwan? wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:56pm On Sep 13, 2010
Ikomi 419,ano m ya.I ji ozi oma dabata?  cheesy
Nke a i na wink-i mu.ka m hapukwa icho crotchet m acho.  angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:07pm On Sep 13, 2010
ifyalways:

Ikomi 419,ano m ya.I ji ozi oma dabata?  cheesy
Nke a i na wink-i mu.ka m hapukwa icho crotchet m acho.  angry

Isi 419? Onwegi ihe ihunu now? Oma nkwo na gi since, at least to have a chat.

Honestly nka ahu nyere that time I lost it since I changed my phone. Its just to keep friends going no oppurtunity should be wasted u never know when you'd need it.

Actually ineediri oppurtunity nke gi ahu now. Oyiiiiiiii.  cheesy

@Agaba

Ha si gi edena ihe ana akwayenre ugbu, Agaba i hapu ide ihe ana akwayenre ugwu. Agaba I think u should obey members of the thread, Agaba, Agaba Agaba. Hapu ide edmede ojuo, ka edemede ojuo hapu gi. Agaba. angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by slap1(m): 6:44pm On Sep 13, 2010
ifyalways:

hahahahahaha
Gini ka i na acho na profaili m,m ga agwakwa Darfur tongue
Biko opuru m n'onu, ndo. mmadu agazighi egwusa gi egwuregwu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:16am On Sep 14, 2010
Ikomi:



@Agaba

Ha si gi edena ihe ana akwayenre ugbu, Agaba i hapu ide ihe ana akwayenre ugwu. Agaba I think u should obey members of the thread, Agaba, Agaba Agaba. Hapu ide edmede ojuo, ka edemede ojuo hapu gi. Agaba. angry

Bia O dika isigo ebe I na-agbo ncha puta? Ka nukwa gi aha m n'onu ozo, ma-akponye gi feli.
O dika ujo adigh atu gi? Eeenkwa! Nke m na-agaghi anu mmiri togbo iko, onwere onye m rara nwunye ya?
Okwa naani okwu akpu n'onu, okwu amu na otu?

Ikomi i na-agba kititi maka ihuru ify, kedu if I na-acho? Okwanu ebe a na-aso okwu anya ka o na-ebi.
Ihe anwa a na-akwanyere ugwu o kwa ahu? Onwere ihe di iche na amu na aka? Ngwa kwayekwara aka ugwu

Isi di go ka nke nna gi grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Hoteph(m): 5:49am On Sep 14, 2010
Ehe ehe Ibenayi nu, Nke onye chili Ye Zeluo!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:47am On Sep 14, 2010
Ikomi  angry
Gini mere dat your hot 419 akara? wink O furu efu na ezi okwu ka i ji ya kwuo Feli ugwo?.
Anyway,mgbe o bula i di serious,u know where to get me,ukwu m no dia na eche gi.lol
slap1:

Biko opuru m n'onu, ndo. mmadu agazighi egwusa gi egwuregwu
Egwuregwu with banana?  shocked shocked shocked  cheesy
Kwusikwa dat kain egwuregwu n'ihi na ihe o bula gbasara banana adighi ato amu.
Hoteph:

Ehe ehe Ibenayi nu,  Nke onye chili Ye Zeluo!!!
Ndeewo.
I bu nwanne hotstepper  undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:28pm On Sep 14, 2010
ifyalways:

Ikomi angry
Gini mere dat your hot akara? wink O furu efu na ezi okwu ka i ji ya kwuo Feli ugwo?.
Anyway,mgbe o bula i di serious,u know where to get me,ukwu m no dia na eche gi.lolEgwuregwu with

Adikwam serious ohhhhh,  the hot akara na aru pieces. I'll try and check on it, oteeeele n'usuru the akara. cheesy

agabaI23:

Bia O dika isigo ebe I na-agbo ncha puta? Ka nukwa gi aha m n'onu ozo, ma-akponye gi feli.
O dika ujo adigh atu gi? Eeenkwa! Nke m na-agaghi anu mmiri togbo iko, onwere onye m rara nwunye ya?
Okwa naani okwu akpu n'onu, okwu amu na otu?

Amam, one day we would find out.  angry

agabaI23:

Ikomi i na-agba kititi maka ihuru ify, kedu if I na-acho?

Hapu mu na Iffffffffyyyyyyy. Owu kwa enyi nkiti ka mu na ya neee'me.

Okwa ighara'ya gbafuo, iwu kwanu nwoke, otherwise gi'na ya kaara ano till now. Agaba hapu mu na Ifffffffyyyyyy.   grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:40pm On Sep 14, 2010
Ikomi:

Adikwam serious ohhhhh,  the hot akara na aru pieces. I'll try and check on it, oteeeele n'usuru the akara. cheesy

Amam, one day we would find out.  angry

Hapu mu na Iffffffffyyyyyyy. Owu kwa enyi nkiti ka mu na ya neee'me.

Okwa ighara'ya gbafuo, iwu kwanu nwoke, otherwise gi'na ya kaara ano till now. Agaba hapu mu na Ifffffffyyyyyy.   grin
U better do.
Ikomi on a serious note anyi ka acho ihe a ga eme Agaba  angry Maybe anyi ga atuta ego nye Felimbombo ka o ga Butue ya ntakiri cheesy
Imakwa na Agaba nyuru nshi na ulo uka,doro bible yicha Otele  mana kama ndi choochi na Uko chukwu ga ejide Agaba gbuo ha achowa isi Ify  angry
Agabaaaaaaaa,ebe nwata na ebe na atu aka.Hmmn  lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 5:41am On Sep 15, 2010
@pres-elect
akwusila m ire garri na south London, kemgbe economy ji daa, ego adighikwa na de business, now Ana m erezi newspaper na Westminster. Eji m nke ahu jide onwe m, ka oge na agagodi.

Nwa Ada holland m ahu ahapula m. sad
ije uwa.

Kedu Romeo, achorom ichu pieces na Spain. i.e ma economy m mee improve.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MetalGong4: 6:19am On Sep 15, 2010
1.) Agadi nwanyi anaghi aka nka n'egwu omara agba.

2.) Mgbada dara ibi bu uru dimta.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Onlytruth(m): 6:45am On Sep 15, 2010
Nwanyi mmanya n'egbu, okwa uru di ya? Isn't a drunken woman, her husband's gain?

Okuko bere na ngige, okuko na egwu, ngige na egwu. A chicken perched on a role is dancing, the rope is also dancing.

Enyewaa nwa dibia onu, o jiri abali ga buo mgborogwu na ajo ohia! If a dibia (native doctor) is paid handsomely, he becomes emboldened enough to go on a nocturnal root hunting mission in an evil forest.

Onye a na agwo ibi, o na eto afo, udele na akpo ya oku na ajo ohia. If a patient is being treated for scrotal elephantiasis, and he suddenly starts developing a weird protruding stomach, the vultures are calling his name in the evil forest.

A na esi n'isi ahuru ama uto nsi. The smell of a fart foreshadows the probable taste of the crap.

Onye na alo onye ka ya anya na eme ya nkiri. A person eyeballing his stronger opponent is only admiring him.

Na nwoke na ibe ya ha bu n'onu! That all men are equal is a mere glib talk!

Umu nna and ndi ichie, ekele  kwa m unu ozo!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MetalGong4: 6:50am On Sep 15, 2010
Onlytruth:


Okuko bere na ngige, okuko na egwu, ngige na egwu. A chicken perched on a role is dancing, the rope is also dancing.


The above adage reminds me of Chris Ngige. . . smiley smiley . . That was his mantra during those days he was fighting with his godfathers.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Onlytruth(m): 6:52am On Sep 15, 2010
MetalGong4:

The above adage reminds me of Chris Ngige. . . smiley smiley . . That was his mantra during those days he was fighting with his godfathers.

True my brother. Very true. The onwa himself!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:15am On Sep 15, 2010
@Onlytruth and metal-gong,unu adi sure na unu na ede ihe a na the correct thread?
otele:

@pres-elect
akwusila m ire garri na south London, kemgbe economy ji daa, ego adighikwa na de business, now Ana m erezi newspaper na Westminster. Eji m nke ahu jide onwe m, ka oge na agagodi.

Nwa Ada holland m ahu ahapula m. sad
ije uwa.

Kedu Romeo, achorom ichu pieces na Spain. i.e ma economy m mee improve.
Romeo na ewe iwe ka nwanyi ugbu a cheesy
A kpasuru m ya iwe mana o chuoghi igbagharam na agbanyeghi na m yoro ya mgbaghara sad
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:19pm On Sep 15, 2010
Ikomi:

Adikwam serious ohhhhh,  the hot akara na aru pieces. I'll try and check on it, oteeeele n'usuru the akara. cheesy

Amam, one day we would find out.  angry

Hapu mu na Iffffffffyyyyyyy. Owu kwa enyi nkiti ka mu na ya neee'me.

Okwa ighara'ya gbafuo, iwu kwanu nwoke, otherwise gi'na ya kaara ano till now. Agaba hapu mu na Ifffffffyyyyyy.   grin
ikomi

nwannunu bere na ngige, ngige n'egwu, nwannunu n'egwu. O mu ka I na-agwa?
I na-asi m hapu gi na ify, eji m gi na ify aka?
unu ahula m eshishi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:32pm On Sep 15, 2010
Igbo kwenu cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:37pm On Sep 15, 2010
Ify kedu maka o'yi gi nwanyi ohsisi? grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:43pm On Sep 15, 2010
Jenny ike m na go aharaokwa chaa lol.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:08pm On Sep 18, 2010
ekwurum ya ekwu, threadia agaba mkpum mepere. otua ka o ga esi na adi. no movt at all. agaba onye mmehie. gaa kpee ekpere.

otele
isi na ina erezi newspaper na westminster? grin . . oga aricha mma nnam, aruola m waiter na trafalgar mbu cool

infact, aruola m as onye na enye tea na parliamenti mbu, grin . . . . even sef, agaba aruola as onye na asa bedsheet na hotel akwuna mbu, ebe osi mata felicia, oge ahu toshman na esi cardiff abia london maka felicia.

ify baby m o wink

ikomi angry
aga m egosi gi ihu m na eji anyu nshi, ma ihapughi ify m now angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:57am On Sep 20, 2010
Darfur mu kiss
Nwa bia bie m oma,e miss-ie le m gi nke ukwu kiss kiss
Ikomus angry be warned angry
Romeeeeeeeo,gbaharazie now sad Ikpere m no na ala,ready to do ihe obula just to make u smile again kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 1:49pm On Sep 20, 2010
ifyalways:

Ikomus angry be warned angry

Owu gini? angry

The akara na aru perfectly now. angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:49am On Sep 21, 2010
Ikomi:

Owu gini? angry

The akara na aru perfectly now. angry
angry
I na eme m invite? angry voicemail cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:41am On Sep 21, 2010
Keeee nke ina eeeusu now,  owu kj, ka owu butter, ka owu cj. Honestly amakwa'ghim nke wu nke.

Gbam nke ina eeee'usu, now imeee gi invite asap.  smiley

@Pres-elect

Pres-elect.  angry

Iwe gi gaaa abia kwam soon. angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:46am On Sep 21, 2010
Ikomi:

Keeee nke ina eeeusu now,  owu kj, ka owu butter, ka owu cj. Honestly amakwa'ghim nke wu nke.

Gbam nke ina eeee'usu, now imeee gi invite asap.  smiley

@Pres-elect

Pres-elect.  angry

Iwe gi gaaa abia kwam soon.  angry
lol.Mines not there angry
Gini kwa bu ihe a,i na edere m Russia secret codes?  cheesy Infact kam try-ia ozo kwa,Ikomus
Bulie ekwe nti gi biko,i ga anu olu na ato ka chocolate.O masi gi,i me m invite na bedroom gi (excuse me Darfur  tongue
lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:06am On Sep 21, 2010
Igbo bu Igbo ekenekwa m.

Dafur isi nini?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:01pm On Sep 21, 2010
^^^^^^^^ E musturu ikwe ekene gi at a very wrong hour? angry

Iffyyyyy amaghi kwam nke'wu akara'gi, meeenu kam mara, but nkem ahu na aru now maybe u should delete it and try adding me again. Since I lost use of it for a while.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:59pm On Sep 21, 2010
Ikomi:

^^^^^^^^ E musturu ikwe ekene gi at a very wrong hour? angry

Iffyyyyy amaghi kwam nke'wu akara'gi, meeenu kam mara, but nkem ahu na aru now maybe u should delete it and try adding me again. Since I lost use of it for a while.


A na-ejizi ututu anu gin? Okwa nani ndi Ireland na-eme udi omume a. I nuru gin ka o bu rum? grin

(1) (2) (3) ... (8) (9) (10) (11) (12) (13) (14) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 52
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.