Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,159,243 members, 7,839,287 topics. Date: Friday, 24 May 2024 at 04:19 PM

Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office - Culture (2) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office (16396 Views)

Olubadan-In-Council Declares Eze Ndigbo Illegal / Cross Cultural Marriage:interesting Tweets From White Lady Married To A Nigerian / Celebrating Ndi-igbo (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply) (Go Down)

Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by ifyalways(f): 8:25pm On May 20, 2012
Odunnu: @Nri Priest: aka m, na ukwu m di n'elu na ekele gi. Ya diri gi mma. Udo diri onye obula
heehehe
Otu ocha ma o burukwa ndi mba4. Ukwu na aka gi di n'elu? nke a bu extended whellbarrow style ka obu gini? udo diri ndi kwere ekwe . cheesy
Umu nne m biko mu na ego nwere perfect understanding. odunnu buruwa lolo,a choghim ima kama a gam aburirri ojide ego or else . . . cheesy

Happy Sunday onye o bula,e nwere m rice na ofe akwu maka ndi agu na agu.
@eze nri,eji arusi efe/ago arusi . . . nnam bu arusi na eje uka,ife nine di na obala.lolz
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by OdenigboAroli(m): 12:46am On May 21, 2012
Odunnu: @Nri Priest: aka m, na ukwu m di n'elu na ekele gi. Ya diri gi mma. Udo diri onye obula

Ada,obi di anyi uso na ibia wee si ka inonyelu anyi. Umu-Igbo na ayo Olisa bi na igwe ka orukwasi gi ngozi pulu iche ma mee ka nnoli anyi na gi bulu nke ga amita nkpulu oma na ebe Umu-Igbo na ndi mba Ijaw no. Olisa gbaa gi ume!
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by OdenigboAroli(m): 1:01am On May 21, 2012
ifyalways: heehehe
Otu ocha ma o burukwa ndi mba4. Ukwu na aka gi di n'elu? nke a bu extended whellbarrow style ka obu gini? udo diri ndi kwere ekwe . cheesy
Umu nne m biko mu na ego nwere perfect understanding. odunnu buruwa lolo,a choghim ima kama a gam aburirri ojide ego or else . . . cheesy

Happy Sunday onye o bula,e nwere m rice na ofe akwu maka ndi agu na agu.
@eze nri,eji arusi efe/ago arusi . . . nnam bu arusi na eje uka,ife nine di na obala.lolz


Ify okenwa, kedu ka eke si anya anwu? Ife ninea i na ako bu akuko niger,aga edu gi na IKENGA tupu aranye gi ego Umu-Igbo na aka! Acholum ka i mata na oburo na enwerom nchekwube na ebe ino mana afa gi ka bu IFEOMA grin grin grin
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by OdenigboAroli(m): 1:06am On May 21, 2012
dubem3:

ify nya n'obu soso akpa ego ka anya gi di na ya? Ekene kwa'm gi.

Odunnu, nno rie nne!
Anyi bu ndi igbo na anabata mmadu ofuma, mee ya nwanne, nno.

Eze mmuo odenigbo, ekene kwa'm gi.
Ama'm na uche gi di na ife i na eme. Ndewo

Nwanne,odeshi na nkolom........Anya doo mu ofuma....udo dili gi.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by dubem3(m): 8:07am On May 21, 2012
ifyalways: heehehe
Otu ocha ma o burukwa ndi mba4. Ukwu na aka gi di n'elu? nke a bu extended whellbarrow style ka obu gini? udo diri ndi kwere ekwe . cheesy
Umu nne m biko mu na ego nwere perfect understanding. odunnu buruwa lolo,a choghim ima kama a gam aburirri ojide ego or else . . . cheesy

Happy Sunday onye o bula,e nwere m rice na ofe akwu maka ndi agu na agu.
@eze nri,eji arusi efe/ago arusi . . . nnam bu arusi na eje uka,ife nine di na obala.lolz

ezigbo aru adiro gi.
Onwe kwa dibia oyibo m'ma
onwe ike inyere gi aka.

Obu ezi okwu na inwere ofe akwu?
Nne aguu agubago'm ozugbo ozugbo.
Biko gwa'm ka'm ga esi bia.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by Odunnu: 1:52pm On May 21, 2012
Odenigbo Aroli:

Ada,obi di anyi uso na ibia wee si ka inonyelu anyi. Umu-Igbo na ayo Olisa bi na igwe ka orukwasi gi ngozi pulu iche ma mee ka nnoli anyi na gi bulu nke ga amita nkpulu oma na ebe Umu-Igbo na ndi mba Ijaw no. Olisa gbaa gi ume!
ka Chukwu bi'nigwe zaa ekpere gia ma mee kwa nke kariri ihe anyi na ayo ya- amin.
Tupu anyi aga niru, biko k'am correctia this notion. Aburo m onye Ijaw mana dika omenala ndi igbo si dim nma, otua kwa ka nke ndi Ijaw si din mma.

@Ify: nwanyi, odika nwoke ofenmanua bu Dayokanu na akuzirigi ihe ojoor. Choi @ extended wheel barrow position. Imebigo nke ukwu. Lol.

1 Like

Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by pazienza(m): 10:08pm On May 22, 2012
Igbo malu ife,ekenem unu kene kwa ife na-ejelu unu ozi,ifeoma melu onye,ya melu ibe ya,nke onye na-eme di nma,ya gazielu ya,onye ruo ya rie.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by ifyalways(f): 3:05am On May 24, 2012
Pazienza, ya gaziere gi.
Igbo ndi oma ndu nmiri na Azu.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by Onlytruth(m): 3:44am On May 24, 2012
Umu Igbo kwenu! cool
Muo nu!!
Zuo nu!!
Rie nu!!
Kwezuo nu o!!! smiley cool cool

Umunne m, na umunna m, ndi nji eme onu, ana m ekele unu nile maka ihunanya di n'etiti unu nile no n'ebe a.
Nke a na egosi ndi agbata obi anyi, na ndi mba ozo, na anyi bu umu Igbo di omimi. cool Anyi abughi ndi na enweghi isi, ndi efulelu,ma obu ndi iberibe. cool
Nke a na egosikwa na anyi ma ihe rinne! cool Odighi nfe ma ncha! Jidenu ka unu ji. cool O gadiri umu igbo mma site na ike nke chineke, na sitekwa na ime ezigbo omume mgbe nile.
Akwokwo nso si na "ezi omume na ebuli mba elu!" Ezi omume ga ebuli ala igbo elu! Isee!!! cool

Bikonu o di mkpa ka onye obula detara anya email ka anyi debanye aha ya na mailist anyi, ka owee di nfe izisa ozi di nkpa oge nile.
Ndigbo na asi na "onye gakata ije, ya tuo nwe nwe oso, maka ihe oso eme daa!" Anyi kwesiri idi na ezikorita ozi maka odi mma ala igbo oge nile.
Igwe bu ike!
Gidi gidi bu ugwu eze.
Agbakoo aka nyuo amiri, ogboo ufufu!

Ya mere, biko zitere nu anyi ozi na ezendigbo_nl@hushmail.com
Nke a di nnukwu mkpa!

Igbo kwezuonu!
Anyi zuru ka emee! cool

Ozi nke a sitere na obi,
Eze Onlytruth. Ndu di n'eziokwu nke mbu na Alaigbo. Eze Ndigbo na nairaland cool cool cool
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by nedu210(m): 9:12pm On May 24, 2012
Eze Onlytruth okwu gị kwụ ọtọ ka ihe nwoke, grin ịbu nwa afọ igbo amu siru ike, jide ka iji na nke iji ka.
UMU IGBO EKENEE MU UNU.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by Odunnu: 12:04pm On May 25, 2012
nedu210: Eze Onlytruth okwu gị kwụ ọtọ ka ihe nwoke, grin ịbu nwa afọ igbo amu siru ike, jide ka iji na nke iji ka.
UMU IGBO EKENEE MU UNU.
Chiineekee moo! Unu ga egbu madu na obodo a.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by dubem3(m): 12:06pm On May 25, 2012
Odunnu:
Chiineekee moo! Unu ga egbu madu na obodo a.
nya n'obu soso ebe afu ka ifulu?
kpachalu anya gi oh
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by Odunnu: 1:25pm On May 25, 2012
Ihe kwu oto na adi m mma
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by ifyalways(f): 2:04pm On May 25, 2012
Hahahaha,nwanyi o dikwa nmana osi gi n'onu puta.Ihe kwu oto,gbara agba na adikwa m nma.
Nedu,i ga akwu fine.Okwu Eze Only truth kwu oto ka ara not ihe nwoke.I dago iwu ndi umuada and dika onye na ejide ego,i put it boldly to u na i ji anyi ugwo akpa ego ise or else,i ga ezi umuada nile individualy,ihe gi kwu oto!
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by dubem3(m): 3:23pm On May 25, 2012
ifyalways: Hahahaha,nwanyi o dikwa nmana osi gi n'onu puta.Ihe kwu oto,gbara agba na adikwa m nma.
Nedu,i ga akwu fine.Okwu Eze Only truth kwu oto ka ara not ihe nwoke.I dago iwu ndi umuada and dika onye na ejide ego,i put it boldly to u na i ji anyi ugwo akpa ego ise or else,i ga ezi umuada nile individualy,ihe gi kwu oto!

IFY IWU BU NA I GA EJE FU DOKITA.
NYA NA IFE KWU OTO NA ADICHA UNU MMA?
EMECHA UNU ANA EME KA NDI ODI NA NSO.
NSOGBU ADIGHI.
IHE KWU OTO, KWU OTO.
MA ODI N'OBI
MA ODI N'UKWU.
EKENE'M UNU
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by Odunnu: 7:40pm On May 25, 2012
ifyalways: Hahahaha,nwanyi o dikwa nmana osi gi n'onu puta.Ihe kwu oto,gbara agba na adikwa m nma.
Nedu,i ga akwu fine.Okwu Eze Only truth kwu oto ka ara not ihe nwoke.I dago iwu ndi umuada and dika onye na ejide ego,i put it boldly to u na i ji anyi ugwo akpa ego ise or else,i ga ezi umuada nile individualy,ihe gi kwu oto!
Hehehehehehehe mu wa bu Odunnu- Odi na b'eze, ga bu onye izizi ga afu ihe 'nedu kwu oto.- I will see it first. Lol.
Errm, point of correction, ara kwu oto taa, ka ga adakwa, nke dara ada, ada si go according to Flavor
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by NRIPRIEST(m): 9:29pm On May 25, 2012
Dubem,aka na ukwum di kwa ocha...Kam jee kpokwuo nmuo ana!!
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by nedu210(m): 2:52am On May 26, 2012
ifyalways: Hahahaha,nwanyi o dikwa nmana osi gi n'onu puta.Ihe kwu oto,gbara agba na adikwa m nma.
Nedu,i ga akwu fine.Okwu Eze Only truth kwu oto ka ara not ihe nwoke.I dago iwu ndi umuada and dika onye na ejide ego,i put it boldly to u na i ji anyi ugwo akpa ego ise or else,i ga ezi umuada nile individualy,ihe gi kwu oto!
chai!!! Adanwanyị ọdị ka m ekwufia ọnụ, umuada nọ na ụnọ a bike'n gbayaru nu mụo ma nyelu nu m aka na ime na adi na eme'm na ọnụ ngbe ufodị.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by nedu210(m): 2:59am On May 26, 2012
angry angry
Odunnu:
Hehehehehehehe mu wa bu Odunnu- Odi na b'eze, ga bu onye izizi ga afu ihe 'nedu kwu oto.- I will see it first. Lol.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by nedu210(m): 3:59am On May 26, 2012
Duben biko iga ejerum ozi na nke eze muo nri mana ka m negodi anya malu ihe umu ada bu na uche tupu m zia gi ya.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by dubem3(m): 10:20am On May 26, 2012
NRI PRIEST: Dubem,aka na ukwum di kwa ocha...Kam jee kpokwuo nmuo ana!!

eze mmuo, inokwa n'uno ewu welu muo n'ogbili?
Ara agba go kwa umu ada anyi oh,
biko je lekwaa odenigbo
k'anyi malu ihe anyi g'eme.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by dubem3(m): 10:32am On May 26, 2012
nedu210: Duben biko iga ejerum ozi na nke eze muo nri mana ka m negodi anya malu ihe umu ada bu na uche tupu m zia gi ya.
anokwaghi'm mgbe omelu!
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by PointB: 10:34am On May 27, 2012
Caveat

It has long come to our notice that many parade this forum bearing monikers similar to Igbo names and parade themselves as igbo sons and daughters.

While we have no quarrel with anyone who wants to identify with the uniqueness of Igbo people and culture, we however frown at those who mis-use this opportunity to slander and cause division among the same people they want to associate with.


To this end, kindly be informed that despite his pretense and high wire game of brinkmanship, Okija_juju and his many alias was, and is not fit and proper to be called - Igbo. Time and time again he has cracked under observation, and has no idea what it takes to be an Igboman. A simple userid with an Igbo name does not make him or anyone Igbo.


Anyone who entertains him in the name of bantering or exchanging ideas with an Igboman does so at his/her expense.


This message is without prejudice to what the Eze Ndi Igbo Nairaland and his illustrious cabinent members may conclude. It is however an advance warning that Okija_juju is a crafty pretender and a dangerous interloper who should be approached with extreme caution by Igbos and their allies!

To be forewarned is to be fore armed.

Pointb
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by ifyalways(f): 11:38am On May 27, 2012
rofl.
Okija anyugo nshi na choochi ozokwa,doro bible hicha otele.Unu hapukwanu Okija.E kwenyere m na obu onye Igbo.Anyi nile nwere "nkwenye(beliefs),echiche(thought process) di iche iche ya mere a ga na enwe nghotafi ufodu oge.E tere ugba,e tere azu,iwe nwanne a naghi eru n'okpukpu.O dim ka o bu konji na enye Okija nsogbu ufodu oge,a gam a choro ya okuku Igbo kara aka soon.Igwe bu ike!

Back to "ihe kwu oto",Nedu kedu oge i ga a bata na "nkolo m" ?O jim baddddddd.Ihe kwu oto na e-shoot sharp.Uta awusa.lolz
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by dubem3(m): 11:40am On May 27, 2012
strong words!!!
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by Odunnu: 3:42pm On May 27, 2012
Okija e meruala ala. Bia ka iyo mgbahara biko.
@Ify: you are really interested in this 'ihe kwu oto'. I hope you know I will be the first to taste see it
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by odumchi: 6:17pm On May 27, 2012
Ndeewo nu,

Onwere ihe m'nobe na eche gbasara threadi a. Uchem bu ka anyi nwere ohere a anyi nwere na threadi a were kpa uka di mkpa gbasara anyi bu Ndi Igo o bughi ka anyi nwere ebe a mee ebe nzuko nmanma maka ebe nzuko Ndi Igbo juru eju na Nairalandi a.

Ihe mbu m'choro ikpa bu maka otu umuruma anyi si amuta asusu anyi buni Igbo. Unuwa no na ala Bekee, unu ana asukwara umu aka unu Igbo otu okwesir? Unuwa no kwa na Naijiria anyi, unu ana asukwara umuruma unu okwu a unu na asu ebe a?

Obasi di na elu kpuchita anyi butakwara anyi oganiru na aha Jeso.
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by ifyalways(f): 7:59pm On May 27, 2012
LOL,Odunnu.I choro ka m na gi luo ogu? A hapuru m gi lolo,hapuru gi obi eze yet anya gi ka nokwa n'ahu Nedu?Ebe o di gi otu a,mu na gi ga "ahuko,eriko" ihe Nedu at same time.Nedu no na ofe.
hahaha
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by ifyalways(f): 8:09pm On May 27, 2012
Odumchi,this issue have been overflogged here kama taa wu sunday ya mere,aga m eji obi sunday school tinye onu na okwu gi.lol

N'uche ke m,o bu oke na oru ezi nne na nna obula igba mbo na asuru ma na akuziri umu ha nile asusu Igbo n'ulo.Umu gi nwere ike isu french,bekee na ihe obula masiri ha n'ulo akwukwo mana n'ulo,nani Igbo.N'ulo m,nani Igbo ka anyi na asu ma jirikwa na akpa nkata.Na lagos ebe a,a hula m umuaka aka Igbo na anaghi asu ma o bu anu Igbo.Nke ka njo bu na even bekee owu ha amaghi asu.I juo ha,osisa ha bu "i no dey speak Igbo,na only English i sabi speak" . . .a maghim mgbe pidgin nwuru anwu ji gho English.At the end of the day,ha anwuru usu;Igbo ha asughi,bekke ha a maghi.

Nne na nna teta nu na ura!
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by nedu210(m): 8:47pm On May 27, 2012
ifyalways:

Back to "ihe kwu oto",Nedu kedu oge i ga a bata na "nkolo m" ?O jim baddddddd.Ihe kwu oto na e-shoot sharp.Uta awusa.lolz
Ify anuru na dubem na aro gi anye :' ganye na dubem asim gaa na iru, igaghi afum na nkolo gi maka achoghim i stab my broda na azu
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by nedu210(m): 9:01pm On May 27, 2012
Odunnu:
@Ify: you are really interested in this 'ihe kwu oto'. I hope you know I will be the first to taste see it
hehe odunnu, ify ga alafukwe gi, makwalu na nwoke ji gha o, maka isolu gha okwa ikpoooooooooooo.
dubem3: strong words!!!
Gwa ha okwu o
Re: Eze Ndi Igbo Nairaland Cultural Office by nedu210(m): 9:24pm On May 27, 2012
ifyalways: LOL,Odunnu.I choro ka m na gi luo ogu? A hapuru m gi lolo,hapuru gi obi eze yet anya gi ka nokwa n'ahu Nedu?Ebe o di gi otu a,mu na gi ga "ahuko,eriko" ihe Nedu at same time.Nedu no na ofe.
hahaha
Bia ify unu acholu igbu m? Inaha akpa m aka ebe ojoo, aga m agwa kwa ya dubem o. Oha na eze nu kwa nu onu m o, maka mgbe mmadu ga asi na nedu emee ofu.
Mana chelu o, ify gini ka ikwulu? Anulu m ebe isi na ehapulu odunnu obi eze? Biko kowalu m ofuma, odunnu obu lolo m? Biko gwa m tupu m akpaa eze m aka ebe ojoo.
Ify imana obughi na dubem akuchi go gi, mu na gi kaalu i work things out.

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply)

Ooni Of Ife Reveals Why He Likes To Mingle With The Common People.See His Reason / A Brief History Of The Igarra People..my People / Oluwo Of Iwo Land Is Dead!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 54
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.