Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,155,896 members, 7,828,160 topics. Date: Wednesday, 15 May 2024 at 03:57 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Language And Its Downward Trend (41567 Views)
Igbo Language Teaching Centres In Ile-Ife, Osun State Launched / The Various Dialects Of The Urhobo Language And Where They Are Spoken / Comprehensive List Of Animals In Igbo Language (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (7) (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 10:33pm On Mar 05, 2015 |
Unu na-emesu m iwe. O bu he nnwuta l'ezi la unu g'ino agbofuta okwu Bekee otua. Unu na-awa mkpokoro anya. Kama unu g'iji okwu Igbo ekwu onwu unu nnemiri, unu eji okwu Bekee emesu m iwe hienne. O buru la m nwere otu m g'iji rikwa unu aliile nha ehn.. mtcheww. Ngwa kporo ya 'nkohu'. Nkohu unu bu he nnwuta. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 10:39pm On Mar 05, 2015 |
ChinenyeN: Amaghi m, ihe mere, edemede Ngwa gi, ji aria ahu nghota,o naghi ada ka asusu Ngwa m nuru na Osisioma Ngwa, ma-oli. O nwere ike o buru otu isi ede ya bu ihe kpatara ya. 1 Like |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 10:42pm On Mar 05, 2015 |
Ndi banyi ekene mu unu oh! Chukwu ga agozi unu ni he... |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by Nobody: 10:42pm On Mar 05, 2015 |
emmysoftyou: Do you preach this peace when your people join other tribes to bash Anambra? I wont stop saying it,most Igbos are not proud to speak the language but your people are more guilty. I don't even want to start mentioning how many times i have quarelled with Imo people for unnecessarily bashing Anambra people but i vowed to stop last month after i insulted a couple,every second they are discussing Anambra but that day,i couldn't hold it anymore after the wife made a nasty comment about Anambra women controlling their husband,i was mad and took that as an insult to my father not to talk of other Anambra men. Our hausa and edo neighbours were laughing but by the time i was through with them,they knew no one had monopoly of insult. For almost a week,my neighbours didn't talk to me because i didn't just face the couple but those from other tribes who were laughing. The husband is on nairaland but hardly comment and i have threatened to expose him and his identity if he brings his Anambra hatred to this forum except he creates another moniker. I'm not joking when i said i exchanged words with chino because he goes to Imo thread to derail and call them prostitutes,it was serious that he gave out my pics to the yoruba e warriors even after we reconciled. So preach that unity to your people first. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 10:42pm On Mar 05, 2015 |
ChinenyeN: Eleee! Atom! ChinenyeN, Espikilekwe. Espikilekwe maka confusion o! *OEM* 1 Like |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 10:46pm On Mar 05, 2015 |
Peppyluv: Nne, biko ozugozinu! Kanyi hapu ihe Imo na Anambara aka, ka o hapu kwanu anyi aka. Anyi dum bu otu! |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 10:47pm On Mar 05, 2015 |
Finally, confusion bia dimakwa la threadia! |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 10:48pm On Mar 05, 2015 |
Peppyluv: Nwanne'm wanyi ewezina iwe inugo? Iwe gi da juo maka iwere ihe nwanne gi mere chuo ya oso, onye ka oga agakwu? 1 Like |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 10:51pm On Mar 05, 2015 |
francizy: Nnaa, speakiwe! Confusion adima! Chukwu gozie gi. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 10:53pm On Mar 05, 2015 |
pazienza: Ikekwa, o g'ibu maka la m gwaturu okwu Ngwa la okwu Ohuhu l'edemede m. I si m dee Ngwa kpom kwem? Nke nde Osisioma Ngwa di iche la ke nde nke m (Akuma Imo l'Obi Ngwa LGA). I ka ma gbaa okwu Ngwa ke m kpoo? Echeghi m la i choro ya. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 10:54pm On Mar 05, 2015 |
Peppyluv: Atom ngenge! Elee! Nne biko Espikilekwe. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 10:55pm On Mar 05, 2015 |
pazienza: Amen oh! Nna autocorrect na agba mu aji amu oh! Kedu kwa'n brother? Ama mu na aru di ndi gi na ndi be GI? |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 11:02pm On Mar 05, 2015 |
ChinenyeN: OEM! Espeakilekwe nwanne mmadu, maka confusion. M kana agba osiso(sweat) tupu nghota edemede gi ugbua, malu zia ihe ga-eme ma i bido debe nke ndi Obingwa( Obingwa bu ime ngwa o! ). Wawa! achoghi m. 1 Like |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 11:03pm On Mar 05, 2015 |
Unu ahula otu threadi na ji lafuo? Unu amaala he mere ya nu? O bughi maka la o di nde na-ado ndoli k'efu. O bu maka la nde na-ado ndoli gburu Ala anya miri asu. Kai!! Unu ahula ya nunu? Ala leeeee! Olee otu ag'iji kpeshia Ala? Kaiiiii. 1 Like |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 11:06pm On Mar 05, 2015 |
francizy: Nnaa enweroo, adigodim sharp! A pasa m ka pasat! Ndi be m, pasa na-akpa skulu m! ha no ebe ahu ezu ike. * OEM* |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by Nobody: 11:06pm On Mar 05, 2015 |
francizy: Why is she unleashing her frustration on me.. i made a general observation and never said only Imo were guilty but she didnt see that part. shows how much she hates anambra and couldnt stand the blow...I am proud of being Igbo that is why i had the guts to go on facebook and fight chino for embarrasing Igbos by calling Imo girls prostitutes and derailing Imo and Anambra thread and unlike a wannabe peacemaker i took the war on him to facebook and not on nl inorder to be called a good girl. an act he punished me for by exposing my pics but the shame was theirs because i'm not the ugly beast they expected to see. anaghimewe ziwe afterall anyi no na lent... [quote author=francizy post=31343033] |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by emmysoftyou: 11:08pm On Mar 05, 2015 |
Peppyluv:I understand ur anger and pains towards imo pple and i know the time you cautions that phool call chino on imo thread but that s in the past and why creating an impression like ndi imo or other states in d east hate anambra cos they bashed them whenever they spoke to what does not supports the unity of ndigbos. Frm yur previous post before ihuoma quoted yu,i told her i ignored yur statement cos you sound like someone who has something in mind towards an imolites, am half imo and anambra to the core, i ve seen that most reasons why other igbos bashed anambra was because anambra felt they re the first,the unique and the superior before other igbos which is lacking among the yoruba nation. They see themselves as one not as these ones is bigger than this one. We should learned to speaks in unity and not a comments that wil cause disunity.. Yu dnt want bashing btw anambra nd imo,but yu came here to point a finger to an imolites, pls read the topic b4 yu comments,cos if yu re seeking 4 the unity of ndigbos then yu should give example base on ndigbo as a whole.. 1 Like 1 Share |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 11:16pm On Mar 05, 2015 |
Peppyluv: Please anger and insults will not solve the problem. Let's learn to tolerate one another. I've noticed greatly that Hausa/Fulani people love each other and are more at peace with one another compared to us. We can always learn to love. I've once scolded at my ex from Enugu for making a nasty statement about Anambra people and it all ended there and she never did it again. You guys should just try to resolve your issues without trading words. Chukwu dube gi na ndi be gi 1 Like |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by Nobody: 11:17pm On Mar 05, 2015 |
emmysoftyou:i am creating no impression,it is simply the fact and if other Anambarians see themselves as superior,i don't. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 11:30pm On Mar 05, 2015 |
Cho cho cho! Igbo na-eji Bekee atu ndu manu, ekelela m weeee! Biniiko nu, gema nti maka la m ji Ozi Ala bia. Agara m ikpeshi Ala maka ufodi no la threadi na; Ala ezi m ozi, si m koora unu. Ala si... agwa ojoo unu (unu amaala onwe unu) ekweghi threadi na too uto. Maka he nkea, Ala si ka unu bido ugbu choora m mgbahara. Ala si.. unu bia otu otu duura m isi, huura m ihu. E mee otua, e kpeshia Ala. Ala ekwuola! Oha bia gere! |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 5:26am On Mar 06, 2015 |
A na-ekwu si la okwu Igbo di 'endangered' (unu ahula Bekee la 'fancy grammar'). Ugbu, threadi na ajuola oyi. Maka gini? (unu ajuo m) Aga m igwa unu. O bu maka la nde Bekee la 'fancy grammar' ahafula threadi na. Okwu Igbo o dila nma ugbu? Ka o bu maka la Bekee 'fancy grammar' ha agwula ha l'onu? Threadi na sef... E mee, otu onwa ma o bu onwa abuo agaa, onye odo abia meghe threadi ke ya dika threadi na. Ya asi la o choro igwa anyi maka 'Odinma Okwu Igbo'... Ya abia deera anyi ya l'okwu Bekee. E mekwa, threadi ya ajuokwa oyi dika kena. L'ezi.. o bughi la okwu Igbo 'dikwa egwu'. O bu ununwa nde Bekee la 'fancy grammar' dikwa egwu. O bu ununwa bu he nnwuta l'uka na. Gwere nu okwu Bekee unu, tuo ndu unu manu (ma o buru nde Ngwa). 3 Likes |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by Nobody: 5:56am On Mar 06, 2015 |
Hehehe Chinenye, biko, gwa vba nke vbu nne. "Igbo na-ana ana; Igbo na-ana ana." Ma vba meyee thread vba ewel oyibo sukachaa nka niine. E nweezikwe onye kwel su Igbo nwa. Kedi ele o jire gha ana? 2 Likes |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by Ihuomadinihu: 6:40am On Mar 06, 2015 |
ChinenyeN:Lol,ochi ato buo l'am. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 6:42am On Mar 06, 2015 |
pazienza: Ututu oma nwanne Ama'm na ugbosi ga aga ofuma? |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 6:50am On Mar 06, 2015 |
Ihuomadinihu: Peppyluv: Unu erugo imu umu oh! Kwusi nu iko onwe unu onu ka umuazi ota akara... Ngwa kiss and make up biko.. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 7:01am On Mar 06, 2015 |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 7:03am On Mar 06, 2015 |
Radoillo wanne, i kotala onodi m Nnaa agbaliri m agbali, na-acho inye ha aka. I huru otu m ji na-agwakwa onye meghere threadi ka o degharia okwu ya l'Igbo. Bido la isimbido threadi, agbaliri idofuta ha l'aka okwu Bekee ha. Ha ekweghi. Ha amaghi otu Ala ji wee iwe maka ya. 1 Like |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 7:07am On Mar 06, 2015 |
ChinenyeN: "Fancy grammar", Haha! Ezi uka! |
(1) (2) (3) ... (7) (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply)
Ooni Of Ife To Marry 6th Wife On Monday / Installation Of Gani Adams As 15th Aare Ona Kakanfo Of Yoruba In Pictures / Kano Monarch, Dahiru Abba, Shot Dead
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 72 |