Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,846 members, 7,810,260 topics. Date: Saturday, 27 April 2024 at 03:17 AM

Gwam! Gwam! Gwam! - Culture (4) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwam! Gwam! Gwam! (41983 Views)

Gwam Gwam Gwam . . .? / Show Off Your Gwam Gwam Skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (12) (Reply) (Go Down)

Re: Gwam! Gwam! Gwam! by oziomatv(m): 7:56pm On Jan 13, 2008
ma ina eyi umu nwaoke egwu
ha si na umu nwanyi na aka anwuru gi karia.
maka nka ahu ha achoo imebi aha gi na ebe umu agbogho no.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 8:02pm On Jan 13, 2008
o bughi m kere onwe m. o bughi m si chineke ya mee m nwoke oma cheesy
toshmann nwa mama, nwoke mara nma.
okorobia kara aka cool
adighi m abuo cool

anaghi eji ego anweta mma cheesy gwa ha grin

mana abughi m toshnwanyi embarassed
abu m nwoke oma. . . . i hapu umu agboghobia ndia, imaghi na oga abu child neglect. o dighi nma
so, ekwesiri ikwu m ugwo maka na i refused the progress of child neglect which the united nations are preaching against.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 8:05pm On Jan 13, 2008
hmmmn ok kwa.

gwam gwam gwam,gwam dum,gwam yom ?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by oziomatv(m): 8:11pm On Jan 13, 2008
@ toshmann
Inwere ike igozi ihe onyogho onyoghi gi na ebea ka anyi tule ma obu eziokwu na imara mma karia onye obula na ebe a.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 8:17pm On Jan 13, 2008
heheheee, imaghi na ana akwu ugwo ile foto m cool ichoo gi iga na magasine ga lee foto m
magasine ahu bu nke ana akpo

fine boys cool
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by oziomatv(m): 8:28pm On Jan 13, 2008
adighi m aliki akwukwo playboy ma inwee ike ichaputa ebe iru gi di ka anyi lene ya.ka umu agbogho hapu idi confuse ebe ha na eme imagine ka iru gi di.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by faketan(m): 9:25pm On Jan 13, 2008
Tosh abiala ozo hoya hoho hoya, obiala ozo hoya, hoho hoya

Toshnwanyi abiala ozo, hoya hohohoya
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 11:26pm On Jan 13, 2008
Gwam gwam gwam gwam ihe mere ede jiri bee nwiiii?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 12:00am On Jan 14, 2008
Gwam gwam gwam gwam adobiri ya afushee.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 3:45pm On Jan 14, 2008
presido1:

Gwam gwam gwam gwam adobiri ya afushee.

odobiri ofushie cheesy . . . . uhm . . uhm . . . uhm . . . undecided chei, presido efuola ooooo grin grin grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 3:46pm On Jan 14, 2008
presido1:

Gwam gwam gwam gwam ihe mere ede jiri bee nwiiii?

gwanu anyi. anyi amaghi ya
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:33pm On Jan 14, 2008
Ihe mere ede jiri bee nwiii?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:33pm On Jan 14, 2008
toshmann:

gwanu anyi. anyi amaghi ya
Ihe mere ede jiri bee nwiii bu onye mere mmiri jiri banye n'opi ugboguru

Gwam ihe kwuru, ihe akwudebe ya
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 6:25pm On Jan 14, 2008
nzogbu nzogbu enyimba bu enyi, zogbue nwoke, enyimba bu enyi, nzogbue nwanyi, enyimba bu enyi,

toshman na ndi otu ya, agam agbakwa unu ogwu n'ike tonight if una no take time for this landnaira.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 8:51pm On Jan 14, 2008
Hmmmmmmm!! officially afam na abanye na list nurse for the injection cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 9:11pm On Jan 14, 2008
roma roma cheesy injection nke a nurse ga agba na abali ga ato uto grin grin
ejikerela m. ogbachaam the thing, m jiri "injection" nke m gbagwara ya.
he he he he roma roma, uwa a dikwanu uto o grin grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 9:47pm On Jan 14, 2008
Tosh ihe ahu i na acho na elu abia go na ala, naurseabali dikwa carefool, tosh amaghi kwa onye nwuru anwu akwa ya akwu.
@gwam gwam gwam

gwam gwam gwam gwam onye na agba ogwu?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 2:23am On Jan 15, 2008
toshmann:

roma roma cheesy injection nke a nurse ga agba na abali ga ato uto grin grin
ejikerela m. ogbachaam the thing, m jiri "injection" nke m gbagwara ya.
he he he he roma roma, uwa a dikwanu uto o grin grin grin

Hehehehe Toshy!! Nurse enweghi idea ndi anyi bu, omaghi na chukwu nyere anyi ezigbo aga eji agba ogwu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 2:25am On Jan 15, 2008
presido1:

gwam gwam gwam gwam onye na agba ogwu?

Nnenneigbo cheesy cheesy
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 6:09pm On Jan 15, 2008
presido1:

gwam gwam gwam gwam onye na agba ogwu?

romeo:

Nnenneigbo cheesy cheesy

omere ke? o dara ya . . . . grin . . . romanus amaghi akwukwo grin grin

onye na agba ogwu= nightnurse cheesy
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 7:44pm On Jan 15, 2008
toshmann:

omere ke? o dara ya . . . . grin . . . romanus amaghi akwukwo grin grin

onye na agba ogwu= nightnurse cheesy

Hhahahahahahahhaa uwa nkea sef!!! ekene dili onye nweanyi nihi na obughi nani m matara na amaghi m akwukwo cheesy
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 8:44pm On Jan 15, 2008
obum ka unu ji eti egwu?

onye apkana nwagu aka nodu, mo di ndu ma owuru anu, onye apkana nwagu aka nodu ma di ndi ma wuru awu.

ogu a ga esi ike, onye gbaoso nne ya, ogua ga esi ike, onye gbaoso nna ya, ogua ga esi ike
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 10:46pm On Jan 15, 2008
grin grin grin grin Nurse kedu ebe odu gi di? achorom ikpa ya aka cheesy cheesy
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 10:50pm On Jan 15, 2008
romeo:

Nnenneigbo cheesy cheesy
Bia romanus kpachara anya gi now or  lipsrsealed lipsrsealed

nightnurse:

obum ka unu ji eti egwu?
Biko eji kwa ghi m ngi eti epele, obu kwa romanus. Were ofu syringe gba jie ya na okpu(otele).
Tosh obu tata ka ima tara na romanus amaghi akwukwo? Obu imaghi na odara common entrance na ule six.
Nightnurse bia ka anyi gba korita onwe anyi ogwu biko. grin grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 12:08pm On Jan 16, 2008
Gwam aku onye na-agba ya anya mmiri?

Onye zata ya m dere ya poem
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 3:07pm On Jan 16, 2008
echelon:

Gwam aku onye na-agba ya anya mmiri?

Onye zata ya m dere ya poem

amagi mu ya grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 4:44pm On Jan 16, 2008
nightnurse:

amagi mu ya grin

Utaba!
(I na-akpo utaba, anya mmiri a na-agba gi)
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 5:26pm On Jan 16, 2008
grin utaba? lol but utaba is not wealth is it
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:34pm On Jan 16, 2008
nightnurse:

grin utaba? lol but utaba is not wealth is it

Eji m n'aka na i bu onye Igbo? lipsrsealed
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 5:36pm On Jan 16, 2008
grin utaba? lol but utaba is not wealth is it
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 5:38pm On Jan 16, 2008
echelon:

Eji m n'aka na i bu onye Igbo?  lipsrsealed

yes, abum onye igbo, original igbo woman
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:40pm On Jan 16, 2008
Kedukwanu ka isi aju udi ajuju a? Ndi Igbo ji okwu ekwu okwu

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (12) (Reply)

Abdul Rasheed Akanbi And His Pregnant Wife (Photos) / Father Mbaka, Mr Ibu, Osuofia Meet With Sultan Of Sokoto & Others In Enugu. PICS / The Uneme People And The Curse Of Oba Egbeka Of Benin Empire

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 27
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.