Echelon's Posts
Nairaland Forum › Echelon's Profile › Echelon's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 (of 31 pages)
ifyalways:Iwe kwa? O rubeghi otu ahu. hee heeIlu Igbo: Mmiri ugo jiri kwo aka ka ugbana jiri wu aru The water used to wash hands by the eagle is the same water the egret used to bath The meaning of this is indepth. Who can decipher? |
I always like my girl wearing her natural hair. She may braid, perm, cook, fry or whatever, but no artificials please! We've quarrelled about this before o. ![]() |
hee hee Hope you can sustain him o. |
romeo:Ukwe = Hymn Egwu = song = music ![]() |
romeo:A taa piam, obi a gbaa na nshiko |
"Our friendship means so much to me I want you to know that. You are my soul mate far away but simultaneously so close. I can’t see you, hear but you are still fresh in my memory in my heart. I think of you all the time. Goodnight and sleep well. I will pray for your peaceful dream". "A choro m ka I mara na enyi mu na gi na-eme di m oke mkpa. I bu o di m n'obi no e be di anya ma dikwa m nso n'otu aka ahu. O bu eziokwu na apughi m I hu gi ma o bu nu olu gi, ma I di m n'obi. A na m eche maka gi oge niile. Ka chi foo ma hie ura ofuma. M ga-ekpe ekpere ka I roo nro di juu."* *beware of my brothers though |
youngies:O kwa ya? A si na E mee nwata ka e mere ibe ya, obi a di ya mma A child becomes happy when what's done for others is also done for hime Ilu Igbo |
ifyalways:sending ur contact address to me by email should suffice. |
ifyalways:I may send you a photocopy of it by fedex if you so wish. |
… what factor in igbo culture is responsible for the strong affinity between an igbo man and his mother? @Poster, After reading your initial post, the italized question of yours above caught and kept my attention. I feel as if the question is directed to me personally, so I've taken time to answer you. It's true that Igbo culture is a men-centered one, but it's also one that recognizes and respects the role of women in the society. If you've had the opportunity to read the novel - Things Fall Apart - you'll see this respect in operation. Now, on a personal note, I must confess that there's this "bond" you talk of between myself and my mother. It's probably so because I'm the first and she was and still is a teacher. We'd normally have more time together after school talking, before my father came home. She always put me through with difficult math assignments even at age 8 when I was in primary 4. She taught me how to wash plates, how to make up the bed, how to sweep the rooms, how to cook!, etc. Dad on his own part taught me driving and farming… So I'd say the bond grew over time. Most of her advices I took always came out good. Dad's advices too. Now as a matured man, you want me to just dash that relationship to the ground? Moving on now to a general note, Igbos respect women very well. That is why they give their children the name: Nneka (Mother is supreme) Where I come from, the Umuada is a high level decision making body. Even men fear them in some circumstances! I hope I've answered your question a bit. echelon |
A friend just told me that: O buro e kwechaa igba, e tiwaa afo You don't break the stomach after making the drum Please any better translation? Igbo a dikwa egwu! |
Ify aha onye dere Ka "Anyi Sua Igbo" bu Okeke Jerry Chika |
asha 80:balonwu? actually belonwu, bee-lu-onwu translates to if not for death Look at the following context for a thorough understanding: Beelu onwu, Adaku a ka e ji umu ato ugbu a But for death, Adaku would have had three children by now |
ifyalways:Ify I disagree ![]() It is: Nwata a na-akuru usurugada o na-agba makwara na usurugada bu egwu ndi mmoo A child that is dancing to the tune of "usurugada" should know that it is the dance of the spirits! |
Aha akwukwo ahu bu "Ka Anyi Sua Igbo". M bata port harcourt ka m lee anya na ya gwa gi onye dere ya. Udo |
ifyalways:Iwe kwa? Hmmm. echelon is a very patient individual. Iwe wee mu m gaa kuba isi n'aja! ifyalways:I have one Ilu book here. Na to type be my wahala. ![]() |
ifyalways:There is nothing to disagree with. Both are valid proverbs. ![]() |
Ekwe onye nchiche n'aka, ibi oma aguwa ya! When you shake the hands of a lame, he'll desire to be hugged too O bughi ikunye enwe mmiri rara ahu kama o bu i nata ya iko It's not difficult to give the monkey water to drink, the difficulty lies in retrieving the cup Ogbo kpanaria ogbo ya nku, o si na o kpatara n'ajo ohia If one fetches more firewood than his mates, he says he fetched from the evil forest Ka m biakwa… |
Nna m na-asi na… Ubochi onye kwalu mmadu ka o kwalu onye ya The day you participated in anothers' burial rites is the day you performed yours. |
ifyalways: Okwa ka anyi we hu nu ego anyi ga-eji ga ezumike na france ma o bu italy. I choghi I ga?ifyalways:N'ezi okwu, a nubeghi m okwu mbu mana e nwere m ike i kowatu ya. Anyi ma na oge uguru bu oge oke oyi. Ndi di ka m na-eji mmiri oku asa ahu oge ahu. Ihe niile na-akpo nku ma na-ajukwa tuuu n'oyi. Ya mere, a si nga nshi uguru na-afu oku, o putara nga ihe na-ekwesighi ime na-eme. Igbo kachaa nu! |
Time for a time-out to post this drama. Nke onye chili ya zelu. I'm not translating this one. ADAMMA NA NWA IKOLOBIA ANA AKPO ODOGWU ODOGWU: Adamma! ADAMMA: Hmmm! ODOGWU: Adamma! ADAMMA: Hmmm! Onye, onye na akpom o? ODOGWU: Ou’ mu o ADAMMA: Gini melu iji akom oku nike? ODOGWU: Gini kpatalu iji ajum nofu eh o. ODOGWU: Adamma ADAMMA: Obu gini ODOGWU: Adammam ADAMMA: Hmmm? ODOGWU: Kpudebe ka m zie go oh biko ADAMMA: Hmm? ODOGWU: Biko ADAMMA: Hmm? ODOGWU: Biko nu ADAMMA: Oh agam fa abia o, ka m malu ma iji kwa okwu nezi e. ODOGWU: Ina ad otubo ka akwa eke bia kam zie gi Adamma! ADAMMA: Oh! Obu iko onu? ODOGWU: Hmmm. ADAMMA: Ina adi onu ka nkakwu, abiakorozikwam Odogwu ODOGWU: Ewu, okogbue m o. Ina adi imi ka mgbom, kpudebekeli Adamma ADAMMA: Dili gi nti k’upo oji jebe na ike gi adirom o, Odogwu ODOGWU: Gbaghalum na okwanu ikpali amu, Adamma. Biko Ada, je kutelum mmili. Agam enye gi ego ka iwee golu ife solu gi. ADAMMA: Obero ugbolo isato izigolumu jelu gi ozi ka imelum ife, ma onwero nke gi neme, ajulum aju o! ODOGWU: Rapu ife galu aga, na ife galu aga agogo aga. Welu nkaa wee malu ma anam agwu gi okwu asi. ADAMMA: Obulugodi ezi okwu, onwero ozi ngejelu gi, obulugodi okwu asi onwero ozi ngejelu gi! ODOGWU: Ada! Maka gini ADAMMA: Agam akolu gi ka imalu ife nji wee ju Odogwu ODOGWU: Kobalum o, ka m malu ife iji wee ju Adamma ADAMMA: Ka m tualugi inu, Odogwu wee kowalu gi, Odogwu ODOGWU: Aghuchagom nti, Ada, ife iji we ju Ada! Kobalum kanulu, kobalum kanulu…… ADAMMA: “Na ofu obodo afu,ofu nwokolobia di. Ona azu atulu nakuku nnukwu ofia. Oge nine ona eti nkpu nasi o: “Obu Agu o! Obu Agu o!” Ndi obodo gbalu oso bia, odachalipu na amu,muba fa, muba fa, muba fa, nay a aghogbue fa, sin a ya ma uma eti nkpu! Oge nine,ona eme na ofu. Olue ofu oge, ndi obodo wee iwe sin a fa ama an*azi y anti ozo. Olue ofu mbosi Agu wee bia nezi okwu sogbube igwe aturlu ya. Onye ozuzu atulu afu tibe kwa nkpu nasi o: Obu Agu o! Obu Aguo!” Ma onwero onye n*alu y anti. Agu we mebe atulu ya, ka osi di yam ma!” Nya bu na adi ekwnye onye okwu asi obuna ngbe okwulu ezi okwu. Adi ekweta onye okwu asi obuna ngbe okwuluezi okwu. ODOGWU: Anugom akuko ikolum di ka itulu inu. Adamma ADAMMA: Hmmm ODOGWU: Biko rapuzia.Bia mbosi Nkwo agam enye gi ugwo fa nchaa! ADAMMA: Oh. Agam abialili, kam malu ma ijikwa okwu na ezie! ODOGWU: Ewu, Adamma ADAMMA: Hmmm ODOGWU: Okwu nkaa tolum uto ka ubo, ubo ADAMMA: Hmm hmm hmm ODOGWU: Ubo o ADAMMA: Hmmm hmm hmm ODOGWU: Ubo oba ADAMMA: Hmm hmm hmm ODOGWU: Uboooooo ADAMMA: Olisa debe mu na gi ndu, wee lue mbosi Nkwo |
Ify na rubi daalu nu. Onye asi jide ka o ji na-eme ife oma ma onye asi ya rapu ka o ji na-eme ife ojoo. Jidekwa nu ka unu ji! N'eziokwu, treedi a aburuwo nnoo ulo m nke abuo, ebe m na-ezu ike ma m gwuchaa osimmiri ukwu na nke nta di na rivas steeti a. Amaghi m ihe treedi a aka abu ma o buru na unu a noghi ya. We thank you two. Ilu Igbo juru m onu ma ntughari ekweghi m ugbu a. |
Quite thought provoking… |
Ochu nwa okuku nwe ada, nwa okuku nwe mwomwo oso Literal: It's the chicken pursuer's fate to fall down, the chicken's fate to continue running Meaning:Your adversaries will not succeed in doing you any harm, they may try but they will not succeed. Ime a kwu oto tuta na-apu ara Literal:A pregnancy conceived while standing begets madness Meaning:Poorly planned arrangements always end up in chaos and regret. E gbue maka iwe, e nie maka isi Literal:If we kill because we are angry, we'll bury because of stench Meaning:Forgiveness is the best form of revenge. |
stillwater:Know them is an understatement in some parts of Igboland where Umuada is very powerful. The correct phrase is Obey them. For an understanding of Umuada, go here: Umuada |
Ifeoma melu Ifeoma ![]() Goodthing happened to Goodthing Congrats! |
If you are asking whether the term "surname" existed, the answer is NO. Back then individuals are identified by their father's name e.g. In Igbo culture Emeka(firstname) Nwejike(surname) would be addressed thus: Emeka nwa Ejike (Emeka the son of Ejike) similar to English's McGregor (son of Gregor) |
Umuada, in Igbo culture, is a group made up of all the daughters of a clan both married and unmarried. |
ifyalways:Nwanne nna m nwoke gwara anyi na ha na-agu egwu a tupu ha abanye ihu agha. These songs are normally make-shift. To build morale. ifyalways:Amaghi m. I choola ya na youtube? |
O rubeghi otu ahu. hee hee

mana otu o bula o siri di



