Toshmann's Posts
Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 99 100 101 102 103 104 105 106 107 (of 261 pages)
ok, went to cleveland to mess around a bit ![]() fun. drove thru ohio. from southwest ohio to northeast ohio. diagonal movement across the buckeye state. first of all meet King Tut, my toy truck of total tranquility, King Tut, will take us thru the journey hope this photo uploads
|
A mutara m ya na London. Ndaa Olia Olee Analee Oleekwanu Iputala Anwu la o Etc Nwa mama di confirmed ![]() |
odumchi: Biagodi nwoke mu a, toshodumodu nwanne mmadu, ndaa ![]() |
DANILSA: Nne Ajujua dikwa kaodi, well ona tö ka Otele okuko.chei dan echetarala m ike okuko ![]() ndi ebe ke anyi na akpo ya . . . "onu-otele-okuko" ![]() de thing to pieces ![]() |
Enwere Onye nu ebe a taa ![]() Kedu ebe Onye obula gara? Ify!!! DANILSA!!! Eze Pant!!! Odumchi odunNCHI!!!! Who dey here? Otele!!!!!! Okay o. Ka m tazie anu okuko a alone ![]() |
I can trace my ancestry back to 300yrs ago approximately! It's so easy for me bc all I have to do is look at our hamlet, kindred, village, community and each of those are named after an ancestor of each generation. My hamlet is named after my great-great-great-grandfather. All of us within the hamlet share the same great-great-great-grandfather. From there the family tree branches out 3 generations till my grandfather whom some of us saw. Then my dad and uncles then my siblings and finally . . . .ME Toshmann the Great! Our kindred is named after the father of my great-great-great-grandfather , our village named after that one's father, etc up till our autonomous community. Going back about 200-300 yrs ago. That's why most of our villages are named Umu-this/that. Eg, my great-great-great-grandfather is called Obi, and the hamlet is called umuobi. We all from that hamlet are his descendants. He must have lived between 1780-1850 estimate. |
IIIIxRoyalxIIII: The Vile Perversions of these "Religions", if you notice they always put a negative taboo on bizarre acts they seem to seekIf you can call your mother a biiitch I dont know about yours but My own mother is my queen ![]() |
Aga eme uwa olia ![]() |
ATMC: you helped me to know d words of this song. M gwa ife m na-agu mgbe mbu, i ga-achigbu onwe gi...ututu oma umu igboFree teaching for you nwanne m nwayi ![]() |
obowunmi: If he stayed in Nigeria, he might not have died.Boko haram? Kidnappers? Armed robbers? Jealous villagers/relatives? Illness with doctors on strike? Road traffic accident from bad roads? Poorly constructed building collapsing? Communal clash between rival communities/ethnic groups? Religious violence? Fake drugs? Dude think again. Sad he's dead but don't be too sure he woulda fared better back home. |
A killer is a killer. When BH was busy killing igbos and Christians, people treated the violence with kid gloves. Now igbos have run away( the wise ones) and Christians are leaving the area after all the church burnings. The killers have looked around, saw no Igbo or Christian to kill, and so, the killer has to kill. BH would love to come down south to kill, but it will take a lot of resources to do so, killers always love easy targets. So those who are close by there in the north need be careful. In the absence of any real govt, all I can do is ask. . . Who's next? |
Dan ukwara nke a yichara ukwara nta. Idi sure na iji ahu ![]() Mara ma iga ahu dokinta o ![]() |
Do I enjoy flying? HELL NO!!!! Anytime I enter a plane, I take a huge gasp, I fear the worst. I fear it may be the last day of my life. For fear of flying, I drove one day from Ohio to Texas , 15 good hours on the road ![]() Talk of Aviophobia |
adaobi123: adaobi123: adaobi123: ![]() ![]() ![]() |
Booty4me: Pls dis is not hating its just being honest.Change "Nigerians" and replace it with "the world". Here in the US people WORSHIP stupidity. Look at all the so called celebrities in America, remove their money and fame, what remains-->they will be the kind of people you warn your children never to associate with. Try visiting Hollywood whenever you have a chance. Or even West Hollywood , your eyes will pop out. Yet those are the world's celebrities. What can I do? I ain't rich. |
Hehehe ![]() Anya ka m n'ele . |
Lol. I laugh in Swahili ![]() Adaobi lol, I no talk ![]() |
adaobi123: Okay thanks. Where are you from ?he is from amu nkita village |
mmadu putara uwa, si n'aha ya wu otele. what d'you expect? ![]() problem otele wu agwa umuaka ji ya aka bad. |
there's something good i noticed in this photo. despite the ridiculous nature of their school, these students are quietly writing their exams, their school uniforms are clean, this is a determination to succeed. e go better. |
unu aghotaghi na otele di confused. omaghi nke wu adabekee na nke wu adaobi ![]() foto adabekee agbaala ya ara, omaghizi ihe o mega. otele, adabekee and adaobi are two different people o ![]() |
ifyalways: So amu ka m na amugodi firstO ka na ato gi ochi okwa ya ![]() Ok igbuola nu darfur. Akpa skool ya adorola ka udu Mmiri. Nke a o wu revenge Mmiri akpu o kwara gi n'anya? ![]() Marakwa ihe I ga eme maka nwa Sudan. Lekwe mkpa Abu m, aji adighikwa ya ![]() Ifynkwa idi too much. M n'eze gi eze. |
Iseeeeee! ![]() Faketanu mu o ![]() Nwoke Oma m ji eme onu. The only enyi m nwoke m nwere na threadia. Fake Biko juo Ify ihe oji darfur mee. Darfur agaghi ala like that. |
Onye huru Ify juo ya ihe mere darfur? Otele na amaghari lika-lika, Ify kuo ya ajo nkwa, nke otele, owu ishi ya ga aza.lekwalanu akpa amu darfur bikonu. Dimkpa mmadu. Taa! Ala ekwele ngwere gbaa aji. Asi akpa amu my man ha ka Volkswagen beetles ![]() Darfur choo ime exercise ebutu the 'akpa skool' with wheel barrow ano ![]() |
DANILSA: Toshman ga egbukwa nmadu o.Ibi ada'ala darfur. Dimkpa wuzi Onye ibi. M chigide ochi, iwe emewa m ![]() Eji ya eji na hospital ndi ibi |
A-A Ify, otele kwanu? Otele o jula gi? Maka Ada? ![]() Otele dizi confused. Omaghi nke wu adabekee na nke wu adaobi o na achuzi ha abuo at random ![]() Ehee, ifylacious, enwere m new info maka darfur. This is serious. Ibi Dara darfur. ![]() Darfur nu hospital n'obodo Eliza, ibi ada'ala ya. And Ify mu na gi nwere case. Darfur Nwoke obioma kemgbe uwa, from the time gi na ya bidoro kpawa, everytime darfur na sickness. Finally, ibi ada'ala my man. Ify o di mma? ![]() Mara ihe I ga eme ya. Agwala m gi many times, jiri nwayo na aku nkwa. Lelenu now ikwadala darfur ![]() Okwa idikwa happy. Ok o And ndi nile n'achugharo adabekee n'odu, ma ndi ji foto nwatakiri agbaga ncha, ala owerri ga eme combination with ala mbano kupu unu nti. Unu ahube Onye Mara mma mbu? Unu choo unu ahu m Anya, m tinyere unu okwu Oma ebe Ada nu. ![]() Or else, shi-ngala-fu-ngala-gboo ![]() |
Bikonu unu gbachi anuohia a nkiti. Unu ekwekwala ka o mebie threadia. Unu just gbachi ya nkiti. Owu ya na umunna ya wu ndi wu ndi nzuzu ![]() Iberibe di ha n'obara ![]() |
Costa2000: Chie bia nwokem ikwuo alu obu umu ada sara ahu ka ina akpo okuko igbo,iga azuta mkpi gbagolo afo iri,nke na akubeghi nkwa b4 were yoo umu ada mgbaghala.Which kind nwa mkpi be that. Nwa mkpi na aku nkwa 2 hrs after birth ![]() How e for take hol himself for 10yrs? ![]() ![]() Ify, Darfur wuzi Nkita idoma ![]() Biko gini ka imere darfur de guy jiri guy-ia gi ![]() Kotosia ihu, kwaa gi Mmiri . ![]() Darfur o ka dikwa ndu bikonu? Ify Ijirila darfur gworo ogwu ego. |
romeo: Ify wepu anya gi ebe ahu, Adabekee bu nke anyi! umu boysAnya m na ele Ify, onwerike shie Nwoke na abali kuo Ada nkwa, by morning ya eshiela wuru nwayi again ![]() |
ifyalways: O foro Ikomi na nkita idoma ahu a na-akpo Pres-elect.Ifynkwa ikara aka. If not na Maria biara were Obi m, mu na gi gara akwata ya na threadia ![]() So enwere well wishers idebere by the side na Ireland okwa ya. Ndi na ako gi uko na abali ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 99 100 101 102 103 104 105 106 107 (of 261 pages)

nwanne mmadu, ndaa 



