Toshmann's Posts
Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 100 101 102 103 104 105 106 107 108 (of 261 pages)
Rovaf I really do not wish to revisit an issue that should be forgotten by now. Anyways, since you wish to present documents, why didn't you present a copy of the court case. Why present a copy of the pastor's lawyer. Lets not go further. I guess this dude has learnt his lesson (I hope) . Lets not push it further bc it's gone. As for the fraudster, , my guess is that you know whom I'm talking about. Tell him that the guy in Nigeria he defrauded is coming after him ![]() But don't push this further. This guy was caught red handed. It was all over the papers and I know this dude. Forget the papers, I know this dude. Cincinati ain't far from Dayton. Okay. Been to his church. Good preacher. Just messed up. But don't push me. I rest this case. . . . . . . . . For now |
romanus ![]() Romanus alaala speaking in tongues ![]() |
Back to Ohio. ![]() Adabekee, olee nke gi na otele n'alu ogu. Agwala m unu na otele wu nwa school. Nwa ahu erubeghi 18yrs. Anyway Ada gi na ya wu same age bracket. But I hope mummy ya or senior sister ya agaghi ahu ihe o na ede. Or else Ha ga Apia ya ihe ![]() Even in London. Otele ga ala 'time out' ![]() |
Costa2000: Chie Ify na wa oooo, asina ibu nwoke ncha ga eme oooo, iga abu Area fada.lolNke a wu small thing. Ify already wu area baby na europe . Gangsta-chick nuru onwe ya.Ify ebiela London nani ya. Alone. Oge odi 17yrs. Can u imagine that? Ify ebiela Rome, nani ya Bie Ireland. Alone. Bie Siena. Bie Greece. Biazie summarize-uo na Ghana. Kogide one dude by force or by personal hussling . Ify Kara aka. Hussler ![]() So aba na onitsha wu small thing ebe Ify nu. Yet, upon ihe nile ahu, Ify nwekwara Obi nwayo. Owu ihe m ji like-ia ya ![]() But o na aku nkwa pieces. |
Ha! Ada Ada ![]() Na you Biko M na a laghachi Ohio echi ( Saturday) ka m ga mee report to company. Conference agwula, enweghi ego anyi ketere ![]() |
Ifynkwa ![]() Jiri ya nwayo, After all, otele dey ;D (child abuse) |
Ok, we don't like this woman. But . . . . . ain't we worried that the police can just walk into someone's house, accuse him of something and execute him there and then. Isnt it scary? This is madness!!! I don't know who is crazier, the leadership in Nigeria or the Nigerians themselves. This stuff happened and people don't talk about it? Didn't raise an eyebrow? And yet we are more concerned about an inept officer not knowing his office website. |
ifyalways: Nna mehn, Darfur a wuolam nmiri nsi n'ihu. As in, o kotosiri iru ya, were nmiri Akpu kwa m n'anya ![]() Ihe nke a atogbuola m ochi. Ify post-u gi a wu post of the year. The thing na ato m ochi final. Biko zagodi ajuju ndi a 1. Gini wu "okotosiri ihu ya"? 2. Kedu nke wu step down? 3. Finally olee ihe wu "darfur don guy me"? ![]() |
ify, izabeghi ajuju m juru gi. gini wu "darfur don guy me"? ![]() |
Yes! Darfur wu my cousin, sort of. Mma ya wu Onye mbano. . ![]() Lol. Ify, gini ka i-mean-iri by "darfur don guy me" ? Lol. De thing toro ochi. Anubekwe m nke ahu mbu. I toro m ochi bad this morning. M ka n'achi ochi. |
romeo: Adabekee . . . . . ka m hapu ikwu maka ihe ndi ozo m ji anya m fu na the pictureOlee ihe ndi ozo Anya okpurukpu gi ahu n'aga zam-zam huru na de photo? ![]() |
"Darfur don guy me" ![]() Ify egbuola m oo ![]() Toshmann achiri ochi, shi n'oche toilet Daa n'ala nga o chiga ochi |
Hahahahahaha ![]() Ifynkwa I ga egbu m n'ochi ![]() Mmiri akpu na Mmiri nshi ![]() But hey, darfur awughi kwa Onye mbano o. ![]() But Ify igbakala m this morning with ochi ![]() |
adabeke12: ishi aguru na gu gi okwaya? kedi ihe mere iri be ihem shiri kemgbe?Adabekee odika ndi i gwara weterem de rice gara rie de rice. Lol. Biko shie ozo na aguru ji nwa mama ![]() Ify lekwa poem darfur dere nwa Ada on'achu ![]() for many years i knelt to pray |
DANILSA Biko gini wu agalaba? Ify, darfur gara chuo nwunye ozo, odika aturu ya nga. Darfur alaala mkporo https://www.nairaland.com/1187935/nigeria-vs-burkina-faso-afcon/114#14320652 Igukwaa threadi ahu, iga ahu na darfur gbakwaa valentine day ya ofuma ![]() Amaghi m na darfur makwa ihe o. Eche m na owu onuku complete ![]() |
Danilsa ![]() As for otele, ihe mere darfur ga eme ya soon. Bikonu unu soro m yoo ifynkwa na ya Biko release-uo darfur from ebe obula okegidere ya ![]() |
Adabekee, photo nke a itinyere ugbua. O choochi. Umuoma. Anyways, m na agbada manhattan na mgbede a, ka m ga legharia Anya ![]() |
Romanuuuuuuuuus ![]() Roma-Roma, ihula ete m shi bia New York aguru aga igbu m. Ahughi kwa m adabekee, ka m ga choo subway m ga ata this afternoon. Eribeghi m good food for 2 days now. Breakfast coke ![]() Lunch sprite ![]() Dinner tea ![]() No food, Ehee, elee Ify, Ify bia ka m gwa gi something, enwere m info maka darfur. Odi important. |
Ex militants? What d'you understand by ex? |
all4naija: Shhhhhhhh! How that justify the state pardon clearly needs explanations.it doesn't justify the pardon . . . . . . . . . but it justifies america removing the log in their eyes before making a movie out of the speck in naija's eyes. i live here, america is not the best in morality. but anyway let's not change the topic . . . how is GEJ explaining this one now . . |
ifyalways: The name is important if we must demand for a change.How do you know for sure its Nigeria without a name,it could be Togothe name is not important because there are thousands of schools like that in our country. let's not pretend that we've not seen stuff like this before. i've not been to nigeria in almost 10yrs(nna e don tey o) yet i saw schools like this before i left the country. i saw them in imo state, i saw them in cross-river state, i saw them in bauchi state, i saw them in ebonyi etc. let's not pretend that there is no state or LGA in nigeria without schools like this |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 100 101 102 103 104 105 106 107 108 (of 261 pages)
, my guess is that you know whom I'm talking about. Tell him that the guy in Nigeria he defrauded is coming after him 

.I hula ndi Mba4! Ihu eke hu Nwoke mbano,embrace eke. Chai, I need consolation nkwa 


