Toshmann's Posts
Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 192 193 194 195 196 197 198 199 200 (of 261 pages)
@tasiana kedu udi photo i gara tinye na profile-u gi? biko wepu ihe a yichara umuagbara jare. tinyere anyi asa photo n'ese okwu k'anyi lere ![]() |
Razorr:razorr what of us are you sure there's nothing btw us and i think i know you from naija.tell me about yourself. anyway, there's something about you that is getting to me, somehow ![]() |
hmmmn, oluchi, that is the name of my cousin. you must be beautiful if you can, pls post ya photo in ya profile ![]() |
Ikomi:ndi iro m romeo:ndi iro m agbaala plural ![]() |
yes this is the year we've been waiting for. it will happen like a whirlwind. ![]() |
monshege:chei monshege agbakaaa la m chineke meee monsh ana m eweliri gi aka elu. haba monsh for president chei!!!!!!!!!!!!adaku adanma. . . .ofe owerri m shiri, o mila y'aka ofe owerri m shiri, ogbaala uka chineke. lekwe musiki ![]() |
Uche2nna:thank you. imeela. a ga m ebutere gi mmanya ngwo very soon. a ga m a-fax-iri gi the thing asap ![]() ka chineke mezie okwu. alakpuola m. 12 akuwala very soon Uche2nna:anyi na ele anya forward. hapu history, o na ebughachi anyi azu good night. chetakwa ihe anyi kwuru. mechie onugi o. achoghi m ka onu gi di ka nke BabyO n'eme ka CNN ![]() |
princeee:nice topic. could you talk more on this ![]() |
a no m n'ekele chineke na BabyO emechiela onu ya, then from nowhere gi abiakwa itiynere m aja na garri |
biko mechienu onu gi chei, ijidela m n'akpa amu biko mechie onu inugo |
bad belle |
lol. |
Uche2nna:ndi iro m abiala ![]() Uche2nna:leenu anya na profile-u ya nu nu nu |
chai, nsogbu nokwa ebe a o. tasiana bu akwa nwa, nnenneigbo bukwa akwanwa. keduzi ihe ga eme ugbu a. chei, nne muru m o o, nwa gi efuola n'ala bekee o o o o . olee nke m ga achu serious follow up now. agazinu m eme tum bom tum bom pass calabar, titi alaba puss, alaba alaba kai kai. . . no solution men!!!somebody help me i'm going crazyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyy but i love it ![]() |
debosky:haa, my man debo. na wa for you ooo ![]() |
mukina2:yes ![]() but very beautiful babies |
mukina2:b/c arsenal is full of babies ![]() |
maka chukwu, anaghi eme kwa nwanne na elu umuada mara nma. maka na adikwa m ready ikworo maka asampete a a n'akpo tasiana gbuo mmadu na threadi a. Onye obula nochiri m uzo na tasiana a chineke nyere m, aga m apigbu onye ahu. m pi-gbuchaa, m rio mgbaghara mmehie. anaghi kwa eji ihe a na agba n'anya agba na nti egwuregwu anoghikwa n'elu akwanwa a m huruchei!!!!!!!chineke meeeeeeeeeeeee :Dakwa bekee lekwanu asampetemana nsogbu dikwa ugbua maka nnenneigbo amaka o hhmm, chineke ji nno seriousness kechasia umuoma everywhere. ![]() chai, umuigbo amagbuola onwe haa oo umuoma agbaala plural ebe o ![]() |
nwanne burukwa onye aka ebe m o. ![]() child abuse di better than child neglect ![]() |
presido1:warning gbakwaaa oku. a na eji amu ogologo amaja agadi nwanyi? a hula m ihe chineke kwadoro m, onweghi ike ekwensu ga anapu m ya. kpom kwem.ala mbano lekwa nu m oo ![]() |
okechukwu= God's portion? Nwanganga= proud child? a child i'm proud of? child + pride in one sentence . . .go figure ![]() Njideka= what i'm holding is better? Chinweude=God owns ude (whatever ude means) ![]() Udechukwu= God's ude (this ude again) ![]() warning. b4 u write these as answers in an exam pls consult an ibo specialist to confirm ![]() |
cheeeeeeeeeeeeeeeeeee inshort, o buzi muna ya hooo haaa. and BabyO try-a i-blocku this move a ga m aba ya ezigbote ogu. chei, chineke chetala m taa ![]() toshmann nwachinemere ![]() |
hmmn, BabyO had 2 + boyfriends nne, why iji na a-blocku my way oge obula m choro ichu umuoma meanwhile i jikwa style rockuo your youth. nne oge m no 1st yr amaghi m ihe a n'akpo umunwanyi mana odika igakwara far o ![]() from now on inye m nsogbu a ga m agwa BabaO ihe imere na school. ![]() |
olympija ljubljana fc (in eastern europe) try pronouncing that ![]() |
hannydarl:OMG ![]() in addition, she is my jewel of inestimable value, the single tree that constitutes my romantic forest and the heart and soul of my inner spirituality. she is me and i am her ![]() |
ya gazie nwanne mmadu ![]() |
i cant |
Jackal: ![]() |
but you concern me |
ya mere m ji sigi enweghi ihe meganu. ndi nche no ya jim jim. onye raa nshi, anyi achara ya amu, were gworo ogwu (or were churu umuada ) |
this thread is not balanced. how about cherubim and seraphim, cele, OOO, aladura, etc |
mukina2:and hold who? |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 192 193 194 195 196 197 198 199 200 (of 261 pages)

if you can, pls post ya photo in ya profile



