Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,165,593 members, 7,861,824 topics. Date: Saturday, 15 June 2024 at 08:21 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (43) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (295592 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (40) (41) (42) (43) (44) (45) (46) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:26pm On Apr 29, 2012
Ocho okwu.Nna m bi na igwe,biko wepu nmuo ogu na ahu nwanne m nwoke.Isee.

UmuIgbo e siri m osikapa Abakaliki na stew ofe akwu.Uzo di open,all man invited.Onye na-abia o tinye tombo na ego n'akpa.No free dinner anywhere.lol
Presido1,a ga-alakwa ije a?o dikwa egwu.Ikomi efuola kemgbe.Last i heard,Ikomi was living with a latino akwuna.
Jah,biko lekwe umunne m kpolata ulo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:02pm On Apr 29, 2012
Ify o cheesy

Ihu nkwa m kuru na abali eh? grin
Kajad Akwuna Kara aka with tattoo n'ara grin. Tattoo gbara ya gburugburu I ga eche na oyi efe. De nwa chetaram felimbombo. Chei, feli-felicita cheesy. Feli kuru agaba nkwa, agaba kwe ya nkwa na o ga a zutara ya harrods ma ya garuo akpa grin ( instead of, I zutara ya akpa ma ya garuo harrods) hahahahaha grin feli akupula ya uburu by then cheesy

Uwa nke a sef. At least enwetala m onwe m. Nwunye m lotazie n'abalia, anyi ebido ogu na mgba grin

Asi m kughi this nkwa, agara m enwe high bp maka Ify.
But still Ify wu highest cheesy
Ify hot iron, onye Mesa ya aka, oku! Lol. Ochi otugbuola m ooo grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:00pm On Apr 29, 2012
Tosh ego ole ka ofuru gi?
I pray na nwa ahu chefuru crotchet ma obu ihe ha o bula n'ulo gi so dat nwuye gi ga egide gi.O wurukwanu na i hiri na ulo ya,Jehovah ga agbara nwunye gi ama somehow.I nwere ike iji akwukwo condom or lipstick stains na agwa gi lota.

O nwere onye huru nwa Darfur?Unu gwa ya na-eso m flavour eti "oyi na atu m" oh.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 8:01pm On Apr 29, 2012
agabaI23: Uwa a na-ato gi na nwanyi na-ekwuchitere gi. Okpatara nku ahuhu si ngwere puta olili na be ya. Kwusi itinye onu na ihe na-agbasaghi gi.

umunna'm ka udo diri. O soso njakiri ka m'na ama. Oke obi ikike adighi nma na ndu. Ka anyi mutu amu.

Onyenye nwere ubochi uka nke oma.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:29pm On Apr 30, 2012
Ihe nile bere n'abali bu anwuta.Anyi nile bu otu.Ka anyi na-aga n'iru.

Biko o nwere onye ma aha egwu a ma o bu ndi guru ya.Youtube link would be perfect.Ihe m chetara agwula nani chorus ya.it goes like this ;
I no go hustle till infinity
but i go bubble till infinity
N'ata ego till infinity. . .

Dalu nu,umunne m.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:33pm On May 01, 2012
ifyalways: Ihe nile bere n'abali bu anwuta.Anyi nile bu otu.Ka anyi na-aga n'iru.

Biko o nwere onye ma aha egwu a ma o bu ndi guru ya.Youtube link would be perfect.Ihe m chetara agwula nani chorus ya.it goes like this ;
I no go hustle till infinity
but i go bubble till infinity
N'ata ego till infinity. . .

Dalu nu,umunne m.

I na emekwa hussle, mechie kwa ukwu gi o angry . O wu m jide onwe m for you, gi were ukwu gi mere business center angry
Everytime gi na agbawa m Obi. Anyi muo nwa now, agaghi adi sure onye wu nna ya. And nwa anyi mega emega dosa ihu ka toshnwayi, m'owu agaba mkpum, ara gakwa agba m o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:51pm On May 01, 2012
pres-elect:


I na emekwa hussle, mechie kwa ukwu gi o angry . O wu m jide onwe m for you, gi were ukwu gi mere business center angry
Everytime gi na agbawa m Obi. Anyi muo nwa now, agaghi adi sure onye wu nna ya. And n[b]wa anyi mega emega dosa ihu ka toshnwayi, m'owu agaba mkpum, ara gakwa agba m o[/b]


grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by armyofone(m): 2:21am On May 02, 2012
ummmm,
Ada throway salutu.
unu still dey here?
uwa di egwu cool.
ify kedu maka umuaka?

presi elect, presido1, toshmann, agaba,etc
good ol' time.

carry on, nothing do unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 2:27am On May 02, 2012
armyofone: ummmm,
Ada throway salutu.
unu still dey here?
uwa di egwu cool.
ify kedu maka umuaka?

presi elect, presido1, toshmann, agaba,etc
good ol' time.

carry on, nothing do unu.
Sojaotuonye nwanyi oma i si ka i bia lee ka anyi mere? Daalu so. A ma m na o na-adabakwa n'akuku nke gi. Ya gazie nne.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:46am On May 02, 2012
cry cry cry
Pres-elect,i na ebo m ebobo ugha.Ikwu eziokwu sef,i jidela mu na Agaba ma owu Tosh before?I biara ebe a bia wuo m n'ala,gba m oto finalllllll.chei

Hauwalistic Omoge,ndewo onye army.Anyi ka nokwa ebe a.A na a-patch,o na-adoka.lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 10:04pm On May 02, 2012
Asa m sad ebezina o, inugo.
Owu ahu ufu n'eme m, oge obula m huru agaba na toshnwayi na akuku gi ujo abia m. Ahukwaranu m gi n'anya nke oma. kiss

Ndo Ada bekee. Asa m o cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nedu210(m): 3:28am On May 08, 2012
umu igbo mu ji eme onu udo chia na ndu unu o. Nke onye na eme gha cheta chi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:36pm On May 17, 2012
Gini mega ebea ?
Onye nyuru nshi ebea or butere otele nshi ebea?
Ahum choro ihe di oku juru oyi.hotttttttt cold "ihe" kara aka. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:13pm On May 19, 2012
Gwam gwam gwam, gwam onye nhuru na nke felimbobo na abali?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odunnu: 7:41pm On May 19, 2012
Onye bu felimbombo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:53pm On May 20, 2012
presido1: Gwam gwam gwam, gwam onye nhuru na nke felimbobo na abali?
Echekwara m ma ikwusigo ije na nke mbobo. Ka toshi nwetakwagi
E vb v
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:04am On May 21, 2012
presido1: Gwam gwam gwam, gwam onye nhuru na nke felimbobo na abali?

Heheheheheheheeeee grin unu guys ebidola ije summer. Enyi kedu ihe igara ime n'ulo Akwuna? Anyi achoghi ima onye ihuru ebe ahu, anyi choro ima ihe igara ime ebe ahu. Umu Afrika grin


Agaba faketan, kedu nke wu "ka tosh nweta kwa gi" ?

Biko ichoro I-protect-i interest gi, go ahead. Ejikwala aha onye ozo azo ishi gi. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 12:16am On May 21, 2012
Odunnu: Onye bu felimbombo?

Felimbombo bu ofu akwuna presido,tosh na agaba ji egbu onwe fa grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 12:19am On May 21, 2012
ifyalways: Gini mega ebea ?
Onye nyuru nshi ebea or butere otele nshi ebea?
Ahum choro ihe di oku juru oyi.hotttttttt cold "ihe" kara aka. cheesy

Okwa onye kpatalu nku ahuhu sili ngwere bialu ya olu. I nafu acho umu boys okwu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odunnu: 1:56pm On May 21, 2012
Odenigbo Aroli:


Felimbombo bu ofu akwuna presido,tosh na agaba ji egbu onwe fa grin grin
Gbaam ukwu n'eze!
Nke na eme na obodo? Nkea kariri onu m o!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 12:37am On May 24, 2012
Unu niile, ka Chukwu gozie gi.
A na'm ekele unu niile. kiss
lol long time long time.
I'm so proud you guys kept this thread going.I just wanted to talk to you guys one more time kiss
A na'm engaged grin
I have been practicing my igbo lol I speak waaaaaaay better than I can write. Even if I'm typing in all english cheesy
I miss you guys alot cry
Aunty Ify, Chinenye, Mortiple, Agaba, Romeo, Jenny, Toshman,Enchelon, kiss kiss kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 12:41am On May 24, 2012
onyinye2: Unu niile, ka Chukwu gozie gi.
A na'm ekele unu niile. kiss
lol long time long time.
I'm so proud you guys kept this thread going.I just wanted to talk to you guys one more time kiss
A na'm engaged grin
I have been practicing my igbo lol I speak waaaaaaay better than I can write. Even if I'm typing in all english cheesy
I miss you guys alot cry
Aunty Ify, Chinenye, Mortiple, Agaba, Romeo, Jenny, Toshman,Enchelon, kiss kiss kiss kiss kiss kiss

Ndeewooo!
Welcome back smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:14am On May 24, 2012
Onyi ndewo. Gini ka "a nam eme engaged" putara or gini ka I choro ide?
I na alu di?
I di busy ?
Etc . Lolz

Presido 1, nkea a bughi gwam gwam gwam. Ihe gi na Feli mere m , I'm yet to recover and whenever ahu siri m ike, unu ga anu from me. Didn't know Feli mega Nwoke na nwanyi these days.ya diwagodi till I recover fully.
Lolz
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 3:52am On May 24, 2012
@Aunty Ify
Yessssso!!!
I am getting married!!! grin
I suffered alot of heartache because I continued zuzuring around with my ego as I am a man cry
But finally, after I matured more and got closer to Chukwu, He blessed me with my future husband smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:53am On May 24, 2012
onyinye2: Unu niile, ka Chukwu gozie gi.
A na'm ekele unu niile. kiss
lol long time long time.
I'm so proud you guys kept this thread going.I just wanted to talk to you guys one more time kiss
A na'm engaged grin
I have been practicing my igbo lol I speak waaaaaaay better than I can write. Even if I'm typing in all english cheesy
I miss you guys alot cry
Aunty Ify, Chinenye, Mortiple, Agaba, Romeo, Jenny, Toshman[size=18pt][/size],Enchelon, kiss kiss kiss kiss kiss kiss

onyii bekee cheesy asi m ka m nye gi address m, tupu m bia lee anya na profile-u gi, jiri anya m hu akpu obi no ebe ahu n'achigaghi ochi at all. nne m jiri nwayo respect-ia onwe m o grin tupu ha akpokapu nwa mama ishi azu m a m ji achu pieces. nne kedu. anyi n'echetakwa gi from time to time. wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odunnu: 4:44am On May 24, 2012
Lol @ m jiri nwayo respectia onwe m.
@ Onyii: congratulobia. Biko chetekwa dosere ayi okporoko na ugba
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:35pm On May 24, 2012
onyinye2: @Aunty Ify
Yessssso!!!
I am getting married!!! grin
I suffered alot of heartache because I continued zuzuring around with my ego as I am a man cry
But finally, after I matured more and got closer to Chukwu, He blessed me with my future husband smiley

Onyee ndewo! Finally you learnt your ear to the voice of reason. Good luck in your marriage.
Mgbe anyi na-agbaziri gi I na-eme akpu obi ochi a na-ato m maka a ma m na I kara aghota nke ekwe na-aku.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 2:50pm On May 24, 2012
Chereeeeeeee Onyii, o bu gi!? Heii, I lola? O teela nnoo. O teela too much sef dat ugbua i na-akwado ilu di. Ahn ahn, kemgbe mgb'ole? Anyway, Chukwu di nma dat at least i chetara anyi ugbua na ihe oma na-eme na ndu gi.

Ahu m na i naha-agamikwa n'asusu Igbo. Chei, Onyii, ndeewooo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nedu210(m): 8:06pm On May 24, 2012
umu igbo kee nu nke na eme
onyinye2: @Aunty Ify
Yessssso!!!
I am getting married!!! grin
I suffered alot of heartache because I continued zuzuring around with my ego as I am a man cry
But finally, after I matured more and got closer to Chukwu, He blessed me with my future husband smiley
nwada a manyem gi ka ejide sia nwoka ahu ike nke ukwuu maka otutu egbe na edo ya o.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by youngies(m): 11:58am On May 25, 2012
Biko nu umu Igbo: HELP!!!

A choro m a direct Igbo translation of "I miss you"

Dalu nu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:45pm On May 25, 2012
Onyi nwa,Chukwu gozie gi na di gi.Alum di na nwunye unu ga aga nke oma,unu ga ebikwa na udo,nwa nwoke na nke nwanyi,ihe unuga eri agaghi ako unu.Onyi chetakwa na di gi bu eze na agu gi(king and defender),kwanyere ya ugwu mgbe nile,mee ya ezi enyi gi,gbahara ya(he sure would misbehave every now and then,all men do),there are no 'perfect marriages' " kama ezi nwanyi na emezi ulo ya.

Youngies,kedu ije? I miss you =Anam e-missi gi.A nam eche maka gi is not a direct translation but it fits.Btw,siggygia bu ebelebe igba.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by youngies(m): 3:45pm On May 25, 2012
ifyalways: Youngies,kedu ije? I miss you =Anam e-missi gi.A nam eche maka gi is not a direct translation but it fits.Btw,siggygia bu ebelebe igba.

Ify adi m onyi. cool

A nam eche maka gi = I am thinking about you.

Next try please

(1) (2) (3) ... (40) (41) (42) (43) (44) (45) (46) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 44
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.